Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Job 39 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 “Ị maara mgbe ewu ọhịa bi nʼelu ugwu ji amụ nwa? O nweela mgbe ị ji hụ nne ele ka ọ na-amụpụta nwa ya?
2 Ị na-agụkọ ọnwa ole afọ ime ha na-adị tupu ha amụọ nwa ha. Ị maara oge ha na-amụ ụmụ ha?
3 Ha na-amakpuru ala mụpụta nwa ha. Ihe mgbu nke ọmụmụ nwa ha ebiekwa.
4 Ụmụ ha na-eto nʼọhịa gbasiekwa ike. Ha na-apụ, ha adịghị alaghachikwute ha ọzọ.
5 “Onye na-eme ka ịnyịnya ibu ọhịa nwere onwe ya? Onye na-atọpụ agbụ e kere ya?
6 Nke m nyere ala ihe na-adịghị ka ọ bụrụ ebe obibi ha, ala nnu ahụ ka ọ bụrụ ụlọ ha.
7 Ụzụ dị nʼobodo adịghị emetụta ya, ọ naghị anụkwa mbigbọ nke onye na-achị ya.
8 Elu ugwu niile bụ ebe ịkpa nri ya, ebe ahụ ka ọ na-achọpụta ahịhịa ndụ ọbụla.
9 “Ị nwere ike ime ka atụ jeere gị ozi? Ị nwere ike ime ka ọ nọdụ nʼabalị nʼụlọ ebe ị na-azụ anụ ụlọ gị nri?
10 Ị nwere ike ime ka atụ rụọra gị ọrụ nʼubi gị? Ọ ga-akpụgharịrị gị ọgụ ị ji akọ ala?
11 Ị ga-atụkwasị ya obi nʼihi na ike ya hiri nne? Ị ga-ahapụrụ ya ọrụ ndị ahụ siri ike ka ọ rụọ?
12 I nwere ike ịtụkwasị ya obi ka o gaa bulatara gị ọka site nʼebe ịzọcha ọka gị?
13 “Enyi nnụnụ na-eji ọṅụ gbasapụ nku ya, ma a pụghị iji nku ya tụnyere nku na abụba nke ụgbala.
14 Ọ na-eyi akwa ya nʼala ma hapụ ha ka uzuzu kpoo ha ọkụ.
15 Ọ naghị emetụ ya nʼobi na ụkwụ nwere ike ịzọpịa ha maọbụ na anụ ọhịa nwere ike zọrie ha.
16 Ọ na-emeso ụmụ ya ihe ike dịka a ga-asị na ha abụghị nke ya, ọ dịghị emetụta ya na ndọgbu nʼọrụ ya nwere ike i bụ nʼefu, ma ọ dịghị atụ egwu.
17 Nʼihi na Chineke ekenyeghị ya amamihe maọbụ kenye ya oke na inwe uche.
18 Ma ọ na-agbalite ọsọ. Mgbe ọbụla ọ gbasara nku ya ịgba ọsọ, ọ na-achị ịnyịnya na onye na-agba ịnyịnya ọchị.
19 “Ọ bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya, ka ọ bụ gị mere ka ajị ogologo ahụ o nwere dịrị nʼolu ya?
20 Ị na-eme ya ka ọ wụgharịa dịka igurube, were ebube nke ịmapụ imi ya na-eyinye ihe oke egwu?
21 Ọ na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, ọ na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya, ọ na-apụ izute agha na-atụghị egwu.
22 Ọ na-achị ihe egwu ọchị, ụjọ ọbụla anaghị atụ ya; ọ naghị esi na mma agha wezuga onwe ya.
23 Akpa àkụ na-ayọgharị nʼakụkụ ya, ya na ùbe na arụa na-egbu maramara.
24 Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eripịa ala. Mgbe ọ nụrụ ụda opi ike, ọ naghị eguzo otu ebe.
25 Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eti mkpu sị, ‘Ahaa!’ Site nʼebe dị anya ka ọ na-anụ isisi agha. Ọ na-aṅụrịkwa ọṅụ maka iti mkpu nke ndị ọchịagha nʼoge agha.
26 “Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu, gbasaakwa nku ya gaa nʼebe ndịda?
27 Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu ma wuo akwụ ya nʼebe dị elu?
28 Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị; ọwara nkume dị elu bụ ebe e wusiri ike ya.
29 O bụ site nʼebe ahụ ka ọ na-esi enyochapụta ihe ọ ga-eburu.
30 Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara, nʼihi na ebe ọ na-aga bụ ebe ọbụla ọ ga-ahụ ihe e gburu egbu.”
Chapter information and study resources

Listen to Job 39 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Job 39

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Job 39. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Job 39 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 27 cross-references.

Cross-references in Job 39 (27)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Job 39:1–30 (212 words)
1
  1. הֲיָדַ֗עְתָּhăyādaʿtāyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  2. עֵ֭תʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  3. לֶ֣דֶתledetyalad: to bear young; (causatively) to begetH3205
  4. יַעֲלֵיyaʿălêya`el: an ibex (as climbing)H3277
  5. סָ֑לַעsālaʿcela`: a craggy rock, literally or figuratively (a fortress)H5553
  6. חֹלֵ֖לḥōlēlchuwl: (properly) to twist or whirl (in a circular or spiral manner), i.e. (specifically) to dance, to writhe in pain...H2342
  7. אַיָּל֣וֹתʾayyālôtayalah: a doe or female deerH355
  8. תִּשְׁמֹֽר׃tišmōrshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
2
  1. תִּסְפֹּ֣רtispōrcaphar: (properly) to score with a mark as a tally or recordH5608
  2. יְרָחִ֣יםyĕrāḥîmyerach: a lunation, i.e. monthH3391
  3. תְּמַלֶּ֑אנָהtĕmalleʾnâmale': to fill or (intransitively) be full of, in a wide application (literally and figuratively)H4390
  4. וְ֝יָדַ֗עְתָּwĕyādaʿtāyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  5. עֵ֣תʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  6. לִדְתָּֽנָה׃lidtānâyalad: to bear young; (causatively) to begetH3205
3
  1. תִּ֭כְרַעְנָהtikraʿnâkara`: to bend the knee; (by implication) to sink, to prostrateH3766
  2. יַלְדֵיהֶ֣ןyaldêhenyeled: something born, i.e. a lad or offspringH3206
  3. תְּפַלַּ֑חְנָהtĕpallaḥnâpalach: to slice, i.e. break open or pierceH6398
  4. חֶבְלֵיהֶ֥םḥeblêhemchebel: a rope (as twisted), especially a measuring lineH2256
  5. תְּשַׁלַּֽחְנָה׃tĕšallaḥnâshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
4
  1. יַחְלְמ֣וּyaḥlĕmûחלםH2492
  2. בְ֭נֵיהֶםbĕnêhemben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  3. יִרְבּ֣וּyirbûrabah: to increase (in whatever respect)H7235
  4. בַבָּ֑רbabbārbar: grain of any kind (even while standing in the field)H1250
  5. יָ֝צְא֗וּyāṣĕʾûyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  6. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. שָׁ֥בוּšābûshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
5
  1. מִֽיmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  2. שִׁלַּ֣חšillaḥshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  3. פֶּ֣רֶאpereʾpere': the onagerH6501
  4. חָפְשִׁ֑יḥopšîchophshiy: exempt (from bondage, tax or care)H2670
  5. וּמֹסְר֥וֹתûmōsĕrôtmowcer: (properly) chastisement; (by implication) a halterH4147
  6. עָ֝ר֗וֹדʿārôd`arowd: an onager (from his lonesome habits)H6171
  7. מִ֣יmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  8. פִתֵּֽחַ׃pittēaḥpathach: to open wide (literally or figuratively)H6605
6
  1. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  2. שַׂ֣מְתִּיśamtîsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  3. עֲרָבָ֣הʿărābâ`arabah: a desertH6160
  4. בֵית֑וֹbêtôbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  5. וּֽמִשְׁכְּנוֹתָ֥יוûmiškĕnôtāywmishkan: a residence (including a shepherd's hut, the lair of animals, figuratively, the graveH4908
  6. מְלֵֽחָה׃mĕlēḥâmlechah: (properly) salted (i.e. land (H0776 being understood)), i.e. a desertH4420
7
  1. יִ֭שְׂחַקyiśḥaqsachaq: to laugh (in pleasure or detraction); (by implication) to playH7832
  2. לַהֲמ֣וֹןlahămônhamown: a noise, tumult, crowd; also disquietude, wealthH1995
  3. קִרְיָ֑הqiryâqiryah: a cityH7151
  4. תְּשֻׁא֥וֹתtĕšuʾôttshu'ah: a crashing or loud clamorH8663
  5. נֹ֝גֵ֗שׂnōgēśnagas: to drive (an animal, a workman, a debtor, an army)H5065
  6. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. יִשְׁמָֽע׃yišmāʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
8
  1. יְת֣וּרyĕtûryathuwr: (properly) what is left; (by implication) a gleaningH3491
  2. הָרִ֣יםhārîmhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  3. מִרְעֵ֑הוּmirʿēhûmir`eh: pasture (the place or the act); also the haunt of wild animalsH4829
  4. וְאַחַ֖רwĕʾaḥarachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
  5. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  6. יָר֣וֹקyārôqyarowq: green, i.e. an herbH3387
  7. יִדְרֽוֹשׁ׃yidrôšdarash: (properly) to tread or frequent; (usually) to follow (for pursuit or search)H1875
9
  1. הֲיֹ֣אבֶהhăyōʾbeabah: to breathe after; (figuratively) to be acquiescentH14
  2. רֵּ֣יםrêmr'em: a wild bull (from its conspicuousness)H7214
  3. עָבְדֶ֑ךָʿobdekā`abad: to work (in any sense); (by implication) to serve, tillH5647
  4. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  5. יָ֝לִ֗יןyālînluwn: to stop (usually over night); (by implication) to stay permanentlyH3885
  6. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  7. אֲבוּסֶֽךָ׃ʾăbûsekāebuwc: a manger or stallH18
10
  1. הֲֽתִקְשָׁרhătiqšorqashar: bind (up), (make a) conspire(-acy, -ator), join together, knit, stronger, work (treason)H7194
  2. רֵ֭יםrêmr'em: a wild bull (from its conspicuousness)H7214
  3. בְּתֶ֣לֶםbĕtelemtelem: a bank or terraceH8525
  4. עֲבֹת֑וֹʿăbōtô`aboth: something intwined, i.e. a string, wreath or foliageH5688
  5. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  6. יְשַׂדֵּ֖דyĕśaddēdsadad: to abrade, i.e. harrow a fieldH7702
  7. עֲמָקִ֣יםʿămāqîm`emeq: a vale (i.e. broad depression)H6010
  8. אַחֲרֶֽיךָ׃ʾaḥărêkāachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
11
  1. הֲֽתִבְטַחhătibṭaḥbatach: (properly) to hie for refuge (but not so precipitately as H2620)H982
  2. בּ֭וֹbô
  3. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. רַ֣בrabrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
  5. כֹּח֑וֹkōḥôkoach: vigor, literally (force, in a good or a bad sense) or figuratively (capacity, means, produce)H3581
  6. וְתַעֲזֹ֖בwĕtaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  7. אֵלָ֣יוʾēlāywel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  8. יְגִיעֶֽךָ׃yĕgîʿekāygiya`: toil; (hence) a work, produce, property (as the result of labor)H3018
12
  1. הֲתַאֲמִ֣יןhătaʾămînaman: (properly) to build up or support; to foster as a parent or nurseH539
  2. בּ֭וֹbô
  3. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. יָשִׁ֣ובyāšiwbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  5. זַרְעֶ֑ךָzarʿekāzera`: seed; (figuratively) fruit, plant, sowing-time, posterityH2233
  6. וְֽגָרְנְךָ֥wĕgornĕkāgoren: a threshing- floor (as made even); by analogy, any open areaH1637
  7. יֶאֱסֹֽף׃yeʾĕsōpacaph: to gather for any purpose; (hence) to receive, take awayH622
13
  1. כְּנַףkĕnapkanaph: an edge or extremityH3671
  2. רְנָנִ֥יםrĕnānîmrenen: an ostrich (from its wail)H7443
  3. נֶעֱלָ֑סָהneʿĕlāsâ`alac: to leap for joy, i.e. exult, wave joyouslyH5965
  4. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  5. אֶ֝בְרָ֗הʾebrâebrah: feather, wingH84
  6. חֲסִידָ֥הḥăsîdâchaciydah: the kind (maternal) bird, i.e. a storkH2624
  7. וְנֹצָֽה׃wĕnōṣânowtsah: a pinion (or wing feather); often (collectively) plumageH5133
14
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. תַעֲזֹ֣בtaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  3. לָאָ֣רֶץlāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  4. בֵּצֶ֑יהָbēṣêhābeytsah: an egg (from its whiteness)H1000
  5. וְֽעַלwĕʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  6. עָפָ֥רʿāpār`aphar: dust (as powdered or gray); (hence) clay, earth, mudH6083
  7. תְּחַמֵּֽם׃tĕḥammēmchamam: to be hot (literally or figuratively)H2552
15
  1. וַ֭תִּשְׁכַּחwattiškaḥshakach: to mislay, i.e. to be oblivious of, from want of memory or attentionH7911
  2. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  3. רֶ֣גֶלregelregel: a foot (as used in walking); (by implication) a stepH7272
  4. תְּזוּרֶ֑הָtĕzûrehāzuwr: to press together, &Š tightenH2115
  5. וְחַיַּ֖תwĕḥayyatchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  6. הַשָּׂדֶ֣הhaśśādesadeh: a field (as flat)H7704
  7. תְּדוּשֶֽׁהָ׃tĕdûšehāduwsh: to trample or threshH1758
16
  1. הִקְשִׁ֣יחַhiqšîaḥqashach: to be (causatively, make) unfeelingH7188
  2. בָּנֶ֣יהָbānêhāben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  3. לְּלֹאlĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. לָ֑הּlāh
  5. לְרִ֖יקlĕrîqriyq: emptiness; (figuratively) a worthless thingH7385
  6. יְגִיעָ֣הּyĕgîʿāhygiya`: toil; (hence) a work, produce, property (as the result of labor)H3018
  7. בְּלִיbĕlîbliy: (properly) failure; nothing or destructionH1097
  8. פָֽחַד׃pāḥadpachad: a (sudden) alarm; (properly) the object fearedH6343
17
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. הִשָּׁ֣הּhiššāhnashah: to forget; (figuratively) to neglectH5382
  3. אֱל֣וֹהַּʾĕlôahelowahh: a deity or the DeityH433
  4. חָכְמָ֑הḥokmâchokmah: wisdom (in a good sense)H2451
  5. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. חָ֥לַקḥālaqchalaq: to be smooth (figuratively); (by implication) (as smooth stones were used for lots) to apportion or separateH2505
  7. לָ֝֗הּlāh
  8. בַּבִּינָֽה׃babbînâbiynah: understandingH998
18
  1. כָּ֭עֵתkāʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  2. בַּמָּר֣וֹםbammārômmarowm: altitude; (concretely) an elevated placeH4791
  3. תַּמְרִ֑יאtamrîʾmara': to rebel; hence (through the idea of maltreating) to whip, i.e. lash (self with wings, as the ostrich in running)H4754
  4. תִּֽשְׂחַ֥קtiśĕḥaqsachaq: to laugh (in pleasure or detraction); (by implication) to playH7832
  5. לַ֝סּ֗וּסlassûscuwc: a horse (as leaping); also a swallow (from its rapid flight)H5483
  6. וּלְרֹֽכְבֽוֹ׃ûlĕrōkĕbôrakab: to ride (on an animal or in a vehicle); (causatively) to place upon (for riding)H7392
19
  1. הֲתִתֵּ֣ןhătittēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  2. לַסּ֣וּסlassûscuwc: a horse (as leaping); also a swallow (from its rapid flight)H5483
  3. גְּבוּרָ֑הgĕbûrâgbuwrah: force (literally or figuratively); (by implication) valor, victoryH1369
  4. הֲתַלְבִּ֖ישׁhătalbîšlabash: (properly) wrap around; (by implication) to put on a garment or clothe (oneself, or another), literally or...H3847
  5. צַוָּאר֣וֹṣawwāʾrôtsavva'r: the back of the neck (as that on which burdens are bound)H6677
  6. רַעְמָֽה׃raʿmâra`mah: the mane of a horse (as quivering in the wind)H7483
20
  1. הְֽ֭תַרְעִישֶׁנּוּhĕtarʿîšennûra`ash: to undulate (as the earth, the sky, etc; also a field of grain), partic. through fearH7493
  2. כָּאַרְבֶּ֑הkāʾarbearbeh: a locust (from its rapid increase)H697
  3. ה֖וֹדhôdhowd: grandeur (i.e. an imposing form and appearance)H1935
  4. נַחְר֣וֹnaḥrônachar: a snortingH5170
  5. אֵימָֽה׃ʾêmâeymah: fright; (concretely) an idol (as a bugbear)H367
21
  1. יַחְפְּר֣וּyaḥpĕrûchaphar: (properly) to pry into; (by implication) to delve, to exploreH2658
  2. בָ֭עֵמֶקbāʿēmeq`emeq: a vale (i.e. broad depression)H6010
  3. וְיָשִׂ֣ישׂwĕyāśîśsuws: to be bright, i.e. cheerfulH7797
  4. בְּכֹ֑חַbĕkōaḥkoach: vigor, literally (force, in a good or a bad sense) or figuratively (capacity, means, produce)H3581
  5. יֵ֝צֵ֗אyēṣēʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  6. לִקְרַאתliqratqir'ah: an encountering, accidental, friendly or hostile (also adverbially, opposite)H7125
  7. נָֽשֶׁק׃nāšeqnesheq: military equipment, i.e. (collectively) arms (offensive or defensive), or (concretely) an arsenalH5402
22
  1. יִשְׂחַ֣קyiśḥaqsachaq: to laugh (in pleasure or detraction); (by implication) to playH7832
  2. לְ֭פַחַדlĕpaḥadpachad: a (sudden) alarm; (properly) the object fearedH6343
  3. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. יֵחָ֑תyēḥātchathath: (properly) to prostrate; (hence) to break down, either (literally) by violence, or (figuratively) by...H2865
  5. וְלֹֽאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. יָ֝שׁ֗וּבyāšûbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  7. מִפְּנֵיmippĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  8. חָֽרֶב׃ḥārebchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
23
  1. עָ֭לָיוʿālāyw`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  2. תִּרְנֶ֣הtirneranah: to whizH7439
  3. אַשְׁפָּ֑הʾašpâashpah: a quiver or arrow-caseH827
  4. לַ֖הַבlahablahab: a flash; (figuratively) a sharply polished blade or point of a weaponH3851
  5. חֲנִ֣יתḥănîtchaniyth: a lance (for thrusting, like pitching a tent)H2595
  6. וְכִידֽוֹן׃wĕkîdônkiydown: (properly) something to strike with, i.e. a dart (perhaps smaller that H2595)H3591
24
  1. בְּרַ֣עַשׁbĕraʿašra`ash: vibration, bounding, uproarH7494
  2. וְ֭רֹגֶזwĕrōgezrogez: commotion, restlessness (of a horse), crash (of thunder), disquiet, angerH7267
  3. יְגַמֶּאyĕgammeʾgama': swallow, drinkH1572
  4. אָ֑רֶץʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  5. וְלֹֽאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. יַ֝אֲמִ֗יןyaʾămînaman: (properly) to build up or support; to foster as a parent or nurseH539
  7. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  8. ק֥וֹלqôlqowl: a voice or soundH6963
  9. שׁוֹפָֽר׃šôpārshowphar: a cornet (as giving a clear sound) or curved hornH7782
25
  1. בְּדֵ֤יbĕdêday: enough (as noun or adverb), used chiefly with preposition in phrasesH1767
  2. שֹׁפָ֨ר׀šōpārshowphar: a cornet (as giving a clear sound) or curved hornH7782
  3. יֹ֘אמַ֤רyōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  4. הֶאָ֗חheʾāḥheach: aha!H1889
  5. וּֽ֭מֵרָחוֹקûmērāḥôqrachowq: remote, literally or figuratively, of place or timeH7350
  6. יָרִ֣יחַyārîaḥruwach: (properly) to blow, i.e. breathe; (literally, only) to smellH7306
  7. מִלְחָמָ֑הmilḥāmâmilchamah: a battle (i.e. the engagement); (generally) war (i.e. warfare)H4421
  8. רַ֥עַםraʿamra`am: a peal of thunderH7482
  9. שָׂ֝רִיםśārîmsar: a head person (of any rank or class)H8269
  10. וּתְרוּעָֽה׃ûtĕrûʿâtruw`ah: clamor, i.e. acclamation of joy or a battle-cryH8643
26
  1. הֲֽ֭מִבִּינָ֣תְךָhămibbînātĕkābiynah: understandingH998
  2. יַֽאֲבֶרyaʾăberabar: to soarH82
  3. נֵ֑ץnēṣnets: a flower (from its brilliancy); also a hawk (from it flashing speed)H5322
  4. יִפְרֹ֖שׂyiprōśparas: to break apart, disperse, etcH6566
  5. כְּנָפָ֣וkĕnāpāwkanaph: an edge or extremityH3671
  6. לְתֵימָֽן׃lĕtêmānteyman: the south (as being on the right hand of a person facing the east)H8486
27
  1. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  2. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. פִּ֭יךָpîkāpeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
  4. יַגְבִּ֣יהַּyagbîahgabahh: to soar; be loftyH1361
  5. נָ֑שֶׁרnāšernesher: the eagle (or other large bird of prey)H5404
  6. וְ֝כִ֗יwĕkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. יָרִ֥יםyārîmruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
  8. קִנּֽוֹ׃qinnôqen: a nest (as fixed), sometimes including the nestlingsH7064
28
  1. סֶ֣לַעselaʿcela`: a craggy rock, literally or figuratively (a fortress)H5553
  2. יִ֭שְׁכֹּןyiškōnshakan: to reside or permanently stay (literally or figuratively)H7931
  3. וְיִתְלֹנָ֑ןwĕyitlōnānluwn: to stop (usually over night); (by implication) to stay permanentlyH3885
  4. עַ֥לʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. שֶׁןšenshen: a tooth (as sharp); specifically (for H8143) ivoryH8127
  6. סֶ֝֗לַעselaʿcela`: a craggy rock, literally or figuratively (a fortress)H5553
  7. וּמְצוּדָֽה׃ûmĕṣûdâmatsuwd: a net, or (abstractly) capture; also a fastnessH4686
29
  1. מִשָּׁ֥םmiššāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  2. חָֽפַרḥāparchaphar: (properly) to pry into; (by implication) to delve, to exploreH2658
  3. אֹ֑כֶלʾōkelokel: foodH400
  4. לְ֝מֵרָח֗וֹקlĕmērāḥôqrachowq: remote, literally or figuratively, of place or timeH7350
  5. עֵינָ֥יוʿênāyw`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  6. יַבִּֽיטוּ׃yabbîṭûnabat: to scan, i.e. look intently at; (by implication) to regard with pleasure, favor or careH5027
30
  1. וְאֶפְרֹחָ֥וwĕʾeprōḥāwephroach: the brood of a birdH667
  2. יְעַלְעוּyĕʿalʿû`ala`: to sip upH5966
  3. דָ֑םdāmdam: blood (as that which when shed causes death) of man or an animalH1818
  4. וּבַאֲשֶׁ֥רûbaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. חֲ֝לָלִ֗יםḥălālîmchalal: pierced (especially to death); (figuratively) pollutedH2491
  6. שָׁ֣םšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  7. הֽוּא׃hûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931

View the full Hebrew interlinear for Job 39 →

Strong's words in Job 39 (6)
Strong's H518 — אִם (ʾim)
im (eem) prt. 1. (used very widely as demonstrative) lo! 2. (interrogatively) whether? 3. (conditionally), if, although 4. (also) Oh that!, when 5. (hence, as a negative) not [a primitive particle] KJV: (and, can-, doubtless, if, that) (not), + but, either, + except, + more(-over if, than), neither, nevertheless, nor, oh that, or, + save (only, -ing), seeing, since, sith, + surely (no more, none, not), though, + of a truth, + unless, + verily, when, whereas, whether, while, + yet.. Appears 4 times in Job 39.
Strong's H5553 — סָ֑לַע (sālaʿ)
cela` (seh'-lah) n-m. 1. a craggy rock, literally or figuratively (a fortress) [from an unused root meaning to be lofty] KJV: (ragged) rock, stone(-ny), strong hold.. Appears 3 times in Job 39.
Strong's H6256 — עֵ֭ת (ʿēt)
`eth (ayth) n-f. 1. time, especially (adverb with preposition) now, when, etc [from H5703] KJV: + after, (al-)ways, X certain, + continually, + evening, long, (due) season, so (long) as, (even-, evening-, noon-)tide, ((meal-)), what) time, when. Root(s): H5703. Appears 3 times in Job 39.
Strong's H7725 — שָׁ֥בוּ (šābû)
shuwb (shoob) v. 1. to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the idea of return to the starting point) 2. (generally) to retreat 3. (often adverbially) again [a primitive root] KJV: ((break, build, circumcise, dig, do anything, do evil, feed, lay down, lie down, lodge, make, rejoice, send, take, weep)) X again, (cause to) answer (+ again), X in any case (wise), X at all, averse, bring (again, back, home again), call (to mind), carry again (back), cease, X certainly, come again (back), X consider, + continually, convert, deliver (again), + deny, draw back, fetch home again, X fro, get (oneself) (back) again, X give (again), go again (back, home), (go) out, hinder, let, (see) more, X needs, be past, X pay, pervert, pull in again, put (again, up again), recall, recompense, recover, refresh, relieve, render (again), requite, rescue, restore, retrieve, (cause to, make to) return, reverse, reward, + say nay, send back, set again, slide back, still, X surely, take back (off), (cause to, make to) turn (again, self again, away, back, back again, backward, from, off), withdraw.. Appears 3 times in Job 39.
Strong's H7832 — יִ֭שְׂחַק (yiśḥaq)
sachaq (saw-khak') v. 1. to laugh (in pleasure or detraction) 2. (by implication) to play [a primitive root] KJV: deride, have in derision, laugh, make merry, mock(-er), play, rejoice, (laugh to) scor. Appears 3 times in Job 39.
Strong's H1121 — בְ֭נֵיהֶם (bĕnêhem)
ben (bane) n-m. 1. a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including grandson, subject, nation, quality or condition, etc., (like H0001 H0251, etc.)) [from H1129] KJV: + afflicted, age, (Ahoh-) (Ammon-) (Hachmon-) (Lev-)ite, (anoint-)ed one, appointed to, (+) arrow, (Assyr-) (Babylon-) (Egypt-) (Grec-)ian, one born, bough, branch, breed, + (young) bullock, + (young) calf, X came up in, child, colt, X common, X corn, daughter, X of first, + firstborn, foal, + very fruitful, + postage, X in, + kid, + lamb, (+) man, meet, + mighty, + nephew, old, (+) people, + rebel, + robber, X servant born, X soldier, son, + spark, + steward, + stranger, X surely, them of, + tumultuous one, + valiant(-est), whelp, worthy, young (one), youth. Root(s): H1129 See also: H1, H251. Appears 2 times in Job 39.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress