Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Job 40 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Onyenwe anyị zara Job sị:
2 “Onye ahụ na-arụso Onye pụrụ ime ihe niile ụka ọ pụrụ ịdọ ya aka na ntị? Ka onye ahụ na-ebo Chineke ebubo zaghachi ya.”
3 Mgbe ahụ, Job zaghachiri Onyenwe anyị sị:
4 “Abụ m onye na-erughị eru. Oleekwanụ ka m ga-esi zaghachi gị? Eji m aka m kpuchie ọnụ m.
5 Ekwuola m mbụ, ma enweghị m ọsịsa ọzọ kwuokwa ugboro abụọ, ma agaghị m ekwukwa ọzọ.”
6 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sitere nʼoke ifufe gwa Job okwu sị:
7 “Kwadoo onwe gị dịka dimkpa; enwere m ajụjụ m ga-ajụ gị, achọkwara m ka i nye m ọsịsa.
8 “Ị ga-aga nʼihu ikwujọ ikpe ziri ezi m? Ị ga-aga nʼihu maa m ikpe ka ị si otu a bụrụ onye ikpe gaara?
9 Ogwe aka gị ọ dị ike dịka nke Chineke? Olu gị ọ pụrụ ịda ụda dịka nke ya?
10 Were ebube na ịdị ukwuu chọọ onwe gị mma, yikwasịkwa onwe gị nsọpụrụ na ugwu dịka uwe.
11 Wụsa iwe gị dị ọkụ nʼebe ndị mpako niile nọ, weda ha nʼala,
12 lekwasịkwa ndị mpako niile anya mee ha ihe ihere, ma tiriekwa ndị na-emebi iwu ebe ha guzo.
13 Likọta ha niile nʼotu nʼaja, kpuchie ihu ha niile nʼala ili.
14 Mgbe ahụ, mụ onwe m ga-ekwenyere gị, na aka nri nwere ike ịzọpụta gị.
15 “Lee enyi mmiri anya, bụ nke m kere dịka m si kee gị, ma ihe ọ na-eri bụ ahịhịa dịka ehi.
16 Lee ike dị nʼukwu ya, leekwa ike dị nʼime afọ ya.
17 Ọdụdụ ya ka ọ na-efegharị dịka osisi sida; akwara dị ya nʼahụ ka e jikọtara nke ọma.
18 Ọkpụkpụ ya niile dịka ogidi bronz nwere ụmị, ọkpụkpụ ụkwụ na aka ya dịka okporo igwe.
19 Ya onwe ya bụ otu nʼime ọrụ aka mbụ nke Chineke, ma naanị onye kere ya nwere ike iji mma agha bịa ya nso.
20 Ugwu na-enye ya ihe ọ na-eri. Nʼebe ahụ kwa ka ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ na-anọ egwuri egwu.
21 Ọ na-edina nʼokpuru ahịhịa na-eto nʼakụkụ mmiri, zookwa onwe ya nʼetiti ahịhịa riidi nʼapịtị.
22 Ahịhịa lotus na-eji ndo ya kpuchie ya, osisi pọpla nke dị nʼakụkụ mmiri gbara ya gburugburu.
23 Ọ bụladị mgbe ebili mmiri na-ama, ọ dịghị atụ egwu; ọ na-anọ nwayọọ, nʼagbanyeghị na mmiri Jọdan na-asọpụta na-asọju ya nʼọnụ.
24 Onye pụrụ ijide ya mgbe ọ na-ele anya, maọbụ were ọnya jide ya mapuo ya imi?
Chapter information and study resources

Listen to Job 40 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Job 40

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Job 40. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Job 40 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 23 cross-references, 3 Early-Church citations.

Cross-references in Job 40 (23)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Job 40:1–24 (165 words)
1
  1. וַיַּ֖עַןwayyaʿan`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  2. יְהוָ֥הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. אִיּ֗וֹבʾiyyôbIyowb: hated (i.e. persecuted); Ijob, the patriarch famous for his patienceH347
  5. וַיֹּאמַֽר׃wayyōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
2
  1. הֲ֭רֹבhărōbriyb: (properly) to toss, i.e. grapple; (mostly figuratively) to wrangle, i.e. hold a controversyH7378
  2. עִםʿim`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  3. שַׁדַּ֣יšaddayShadday: the AlmightyH7706
  4. יִסּ֑וֹרyissôryiccowr: a reproverH3250
  5. מוֹכִ֖יחַmôkîaḥyakach: to be right (i.e. correct); reciprocal, to argueH3198
  6. אֱל֣וֹהַּʾĕlôahelowahh: a deity or the DeityH433
  7. יַעֲנֶֽנָּה׃yaʿănennâ`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
3
  1. וַיַּ֖עַןwayyaʿan`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  2. אִיּ֥וֹבʾiyyôbIyowb: hated (i.e. persecuted); Ijob, the patriarch famous for his patienceH347
  3. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. יְהוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. וַיֹּאמַֽר׃wayyōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
4
  1. הֵ֣ןhēnhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  2. קַ֭לֹּתִיqallōtîqalal: to be (causatively, make) light, literally (swift, small, sharp, etc.) or figuratively (easy, trifling, vile...H7043
  3. מָ֣הmâmah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  4. אֲשִׁיבֶ֑ךָּʾăšîbekkāshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  5. יָ֝דִ֗יyādîyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  6. שַׂ֣מְתִּיśamtîsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  7. לְמוֹlĕmôlmow: to or forH3926
  8. פִֽי׃pîpeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
5
  1. אַחַ֣תʾaḥatechad: (properly) united, i.e. one; (as an ordinal) firstH259
  2. דִּ֭בַּרְתִּיdibbartîdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  3. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. אֶֽעֱנֶ֑הʾeʿĕne`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  5. וּ֝שְׁתַּ֗יִםûšĕttayimshnayim: two; (as ordinal) twofoldH8147
  6. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. אוֹסִֽיף׃ʾôsîpyacaph: to add or augment (often adverbial, to continue to do a thing)H3254
6
  1. וַיַּֽעַןwayyaʿan`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  2. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. אִ֭יּוֹבʾiyyôbIyowb: hated (i.e. persecuted); Ijob, the patriarch famous for his patienceH347
  5. סְעָרָ֗הsĕʿārâca`ar: a hurricaneH5591
  6. וַיֹּאמַֽר׃wayyōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
7
  1. אֱזָרʾĕzārazar: to beltH247
  2. נָ֣אnāʾna': added mostly to verbs (in the Imperative or Future), or to interjections, occasionally to an adverb or conjunctionH4994
  3. כְגֶ֣בֶרkĕgebergeber: (properly) a valiant man or warrior; (generally) a person simplyH1397
  4. חֲלָצֶ֑יךָḥălāṣêkāchalats: only in the dual; the loins (as the seat of vigor)H2504
  5. אֶ֝שְׁאָלְךָ֗ʾešʾolkāsha'al: to inquire; (by implication) to requestH7592
  6. וְהוֹדִיעֵֽנִי׃wĕhôdîʿēnîyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
8
  1. הַ֭אַףhaʾapaph: meaning accession (used as an adverb or conjunction)H637
  2. תָּפֵ֣רtāpērparar: to break up (usually figuratively, i.e. to violate, frustrateH6565
  3. מִשְׁפָּטִ֑יmišpāṭîmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  4. תַּ֝רְשִׁיעֵ֗נִיtaršîʿēnîrasha`: to be wrong; (causatively) to do or declare wrongH7561
  5. לְמַ֣עַןlĕmaʿanma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  6. תִּצְדָּֽק׃tiṣdāqtsadaq: to be (causatively, make) right (in a moral or forensic sense)H6663
9
  1. וְאִםwĕʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  2. זְר֖וֹעַzĕrôaʿzrowa`: the arm (as stretched out), or (of animals) the forelegH2220
  3. כָּאֵ֥ל׀kāʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  4. לָ֑ךְlāk
  5. וּ֝בְק֗וֹלûbĕqôlqowl: a voice or soundH6963
  6. כָּמֹ֥הוּkāmōhûkmow: as, thus, soH3644
  7. תַרְעֵֽם׃tarʿēmra`am: to tumble, i.e. be violently agitated; specifically, to crash (of thunder)H7481
10
  1. עֲדֵ֥הʿădē`adah: to advance, i.e. pass on or continue; (causatively) to removeH5710
  2. נָ֣אnāʾna': added mostly to verbs (in the Imperative or Future), or to interjections, occasionally to an adverb or conjunctionH4994
  3. גָֽא֣וֹןgāʾônga'own: the same as H1346H1347
  4. וָגֹ֑בַהּwāgōbahgobahh: elation, grandeur, arroganceH1363
  5. וְה֖וֹדwĕhôdhowd: grandeur (i.e. an imposing form and appearance)H1935
  6. וְהָדָ֣רwĕhādārhadar: magnificence, i.e. ornament or splendorH1926
  7. תִּלְבָּֽשׁ׃tilbāšlabash: (properly) wrap around; (by implication) to put on a garment or clothe (oneself, or another), literally or...H3847
11
  1. הָ֭פֵץhāpēṣpuwts: to dash in pieces, literally or figuratively (especially to disperse)H6327
  2. עֶבְר֣וֹתʿebrôt`ebrah: an outburst of passionH5678
  3. אַפֶּ֑ךָʾappekāaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  4. וּרְאֵ֥הûrĕʾēra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  5. כָלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  6. גֵּ֝אֶ֗הgēʾege'eh: lofty; (figuratively) arrogantH1343
  7. וְהַשְׁפִּילֵֽהוּ׃wĕhašpîlēhûshaphel: to depress or sink (expec. figuratively, to humiliate, intransitive or transitive)H8213
12
  1. רְאֵ֣הrĕʾēra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  2. כָלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  3. גֵּ֭אֶהgēʾege'eh: lofty; (figuratively) arrogantH1343
  4. הַכְנִיעֵ֑הוּhaknîʿēhûkana`: (properly) to bend the knee; (hence) to humiliate, vanquishH3665
  5. וַהֲדֹ֖ךְwahădōkhadak: to crush with the footH1915
  6. רְשָׁעִ֣יםrĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  7. תַּחְתָּֽם׃taḥtāmtachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
13
  1. טָמְנֵ֣םṭomnēmtaman: to hide (by covering over)H2934
  2. בֶּעָפָ֣רbeʿāpār`aphar: dust (as powdered or gray); (hence) clay, earth, mudH6083
  3. יָ֑חַדyāḥadyachad: (properly) a unit, i.e. (adverb) unitedlyH3162
  4. פְּ֝נֵיהֶ֗םpĕnêhempaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  5. חֲבֹ֣שׁḥăbōšchabash: to wrap firmly (especially a turban, compress, or saddle)H2280
  6. בַּטָּמֽוּן׃baṭṭāmûntaman: to hide (by covering over)H2934
14
  1. וְגַםwĕgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  2. אֲנִ֥יʾănîaniy: IH589
  3. אוֹדֶ֑ךָּʾôdekkāyadah: (literally) to use (i.e. hold out) the handH3034
  4. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  5. תוֹשִׁ֖עַtôšiaʿyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
  6. לְךָ֣lĕkā
  7. יְמִינֶֽךָ׃yĕmînekāyamiyn: the right hand or side (leg, eye) of a person or other object (as the stronger and more dexterous)H3225
15
  1. הִנֵּהhinnēhinneh: lo!H2009
  2. נָ֣אnāʾna': added mostly to verbs (in the Imperative or Future), or to interjections, occasionally to an adverb or conjunctionH4994
  3. בְ֭הֵמוֹתbĕhēmôtbhemowth: a water-ox; the hippopotamus or Nile- horseH930
  4. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. עָשִׂ֣יתִיʿāśîtî`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  6. עִמָּ֑ךְʿimmāk`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  7. חָ֝צִ֗ירḥāṣîrchatsiyr: grass; also a leek (collectively)H2682
  8. כַּבָּקָ֥רkabbāqārbaqar: beef cattle or an animal of the ox family of either gender (as used for plowing)H1241
  9. יֹאכֵֽל׃yōʾkēlakal: to eat (literally or figuratively)H398
16
  1. הִנֵּהhinnēhinneh: lo!H2009
  2. נָ֣אnāʾna': added mostly to verbs (in the Imperative or Future), or to interjections, occasionally to an adverb or conjunctionH4994
  3. כֹח֣וֹkōḥôkoach: vigor, literally (force, in a good or a bad sense) or figuratively (capacity, means, produce)H3581
  4. בְמָתְנָ֑יוbĕmotnāywmothen: (properly) the waist or small of the backH4975
  5. וְ֝אוֹנ֗וֹwĕʾônôown: ability, power, (figuratively) wealthH202
  6. בִּשְׁרִירֵ֥יbišrîrêshariyr: a cord, i.e. (by analogy) sinewH8306
  7. בִטְנֽוֹ׃biṭnôbeten: the belly, especially the womb; also the bosom or body of anythingH990
17
  1. יַחְפֹּ֣ץyaḥpōṣchaphets: (properly) to incline to; (by implication) (literally but rarely) to bendH2654
  2. זְנָב֣וֹzĕnābôzanab: the tail (literally or figuratively)H2180
  3. כְמוֹkĕmôkmow: as, thus, soH3644
  4. אָ֑רֶזʾārezerez: a cedar tree (from the tenacity of its roots)H730
  5. גִּידֵ֖יgîdêgiyd: a thong (as compressing); by analogy, a tendonH1517
  6. פַחֲדָ֣וpaḥădāwpachad: a testicle (as a cause of shame akin to fear)H6344
  7. יְשֹׂרָֽגוּ׃yĕśōrāgûsarag: to intwineH8276
18
  1. עֲ֭צָמָיוʿăṣāmāyw`etsem: a bone (as strong); by extension, the bodyH6106
  2. אֲפִיקֵ֣יʾăpîqêaphiyq: (properly) containing; a tubeH650
  3. נְחוּשָׁ֑הnĕḥûšânchuwshah: copperH5154
  4. גְּ֝רָמָ֗יוgĕrāmāywgerem: a bone (as the skeleton of the body); (hence) self, i.e. (figuratively) veryH1634
  5. כִּמְטִ֥ילkimṭîlmtiyl: an iron bar (as forged)H4300
  6. בַּרְזֶֽל׃barzelbarzel: iron (as cutting); by extension, an iron implementH1270
19
  1. ה֭וּאhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  2. רֵאשִׁ֣יתrēʾšîtshiyth: the first, in place, time, order or rank (specifically, a firstfruit)H7225
  3. דַּרְכֵיdarkêderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  4. אֵ֑לʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  5. הָ֝עֹשׂוֹhāʿōśô`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  6. יַגֵּ֥שׁyaggēšnagash: to be or come (causatively, bring) near (for any purpose)H5066
  7. חַרְבּֽוֹ׃ḥarbôchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
20
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. ב֭וּלbûlbuwl: produce (of the earth, etc.)H944
  3. הָרִ֣יםhārîmhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  4. יִשְׂאוּyiśʾûnasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  5. ל֑וֹlô
  6. וְֽכָלwĕkolkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  7. חַיַּ֥תḥayyatchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  8. הַ֝שָּׂדֶ֗הhaśśādesadeh: a field (as flat)H7704
  9. יְשַֽׂחֲקוּyĕśaḥăqûsachaq: to laugh (in pleasure or detraction); (by implication) to playH7832
  10. שָֽׁם׃šāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
21
  1. תַּֽחַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  2. צֶאֱלִ֥יםṣeʾĕlîmtse'el: the lotus treeH6628
  3. יִשְׁכָּ֑בyiškābshakab: to lie down (for rest, sexual connection, decease or any other purpose)H7901
  4. בְּסֵ֖תֶרbĕsētercether: a cover (in a good or a bad, a literal or a figurative sense)H5643
  5. קָנֶ֣הqāneqaneh: a reed (as erect)H7070
  6. וּבִצָּֽה׃ûbiṣṣâbitstsah: a swampH1207
22
  1. יְסֻכֻּ֣הוּyĕsukkuhûcakak: (properly) to entwine as a screen; (by implication) to fence in, cover overH5526
  2. צֶאֱלִ֣יםṣeʾĕlîmtse'el: the lotus treeH6628
  3. צִֽלֲל֑וֹṣilălôtselel: shadeH6752
  4. יְ֝סֻבּ֗וּהוּyĕsubbûhûcabab: to revolve, surround, or border; used in various applications, literally and figuratively (as follows)H5437
  5. עַרְבֵיʿarbê`arab: a willow (from the use of osiers as wattles)H6155
  6. נָֽחַל׃nāḥalnachal: a stream, especially a winter torrent; (by implication) a (narrow) valley (in which a brook runs)H5158
23
  1. הֵ֤ןhēnhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  2. יַעֲשֹׁ֣קyaʿăšōq`ashaq: to press upon, i.e. oppress, defraud, violate, overflowH6231
  3. נָ֭הָרnāhornahar: a stream (including the sea; expec. the Nile, Euphrates, etc.)H5104
  4. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. יַחְפּ֑וֹזyaḥpôzchaphaz: (properly) to start up suddenly; (by implication) to hasten away, to fearH2648
  6. יִבְטַ֓ח׀yibṭaḥbatach: (properly) to hie for refuge (but not so precipitately as H2620)H982
  7. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  8. יָגִ֖יחַyāgîaḥgiyach: to gush forth (as water); (generally) to issueH1518
  9. יַרְדֵּ֣ןyardēnYarden: a descender; Jarden, the principal river of IsraelH3383
  10. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  11. פִּֽיהוּ׃pîhûpeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
24
  1. בְּעֵינָ֥יוbĕʿênāyw`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  2. יִקָּחֶ֑נּוּyiqqāḥennûlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  3. בְּ֝מֽוֹקְשִׁ֗יםbĕmôqĕšîmmowqesh: (literally or figuratively) a noose (for catching animals)H4170
  4. יִנְקָבyinqābnaqab: to puncture, literally (to perforate, with more or less violence) or figuratively (to specify, designate, libel)H5344
  5. אָֽף׃ʾāpaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639

View the full Hebrew interlinear for Job 40 →

Strong's words in Job 40 (6)
Strong's H6030 — וַיַּ֖עַן (wayyaʿan)
`anah (aw-naw') v. 1. (properly) to eye 2. (generally) to heed, i.e. pay attention 3. (by implication) to respond 4. (by extension) to begin to speak 5. (specifically) to sing, shout, testify, announce [a primitive root] KJV: give account, afflict (by mistake for H6031), (cause to, give) answer, bring low (by mistake for H6031), cry, hear, Leannoth, lift up, say, X scholar, (give a) shout, sing (together by course), speak, testify, utter, (bear) witness. See also H1042, H1043. See also: H6031, H6031, H1042, H1043. Appears 5 times in Job 40.
Strong's H4994 — נָ֣א (nāʾ)
na' (naw) prt. 1. added mostly to verbs (in the Imperative or Future), or to interjections, occasionally to an adverb or conjunction [a primitive particle of incitement and entreaty, which may usually be rendered] KJV: I beseech (pray) thee (you), go to, now, oh.. Appears 4 times in Job 40.
Strong's H3068 — יְהוָ֥ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 3 times in Job 40.
Strong's H347 — אִיּ֗וֹב (ʾiyyôb)
Iyowb (ee-yobe') n/p. 1. hated (i.e. persecuted) 2. Ijob, the patriarch famous for his patience [from H340] KJV: Job. Root(s): H340. Appears 3 times in Job 40.
Strong's H3605 — כָל (kāl)
kol (kole) (or (Jer. 33) n-m. 1. (properly) the whole 2. (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense) [from H3634] KJV: (in) all (manner, (ye)), altogether, any (manner), enough, every (one, place, thing), howsoever, as many as, (no-)thing, ought, whatsoever, (the) whole, whoso(-ever). Root(s): H3634. Appears 3 times in Job 40.
Strong's H559 — וַיֹּאמַֽר׃ (wayyōʾmar)
amar (aw-mar') v. 1. to say (used with great latitude) [a primitive root] KJV: answer, appoint, avouch, bid, boast self, call, certify, challenge, charge, + (at the, give) command(-ment), commune, consider, declare, demand, X desire, determine, X expressly, X indeed, X intend, name, X plainly, promise, publish, report, require, say, speak (against, of), X still, X suppose, talk, tell, term, X that is, X think, use (speech), utter, X verily, X yet.. Appears 3 times in Job 40.

Browse the full Strong's concordance →

What the Early Church wrote about Job 40 (2 additional)
  • “God gave him the firstlings and the pledge of his fights by speaking to him out of the clouds and the whirlwind. After he had listened to the former speeches, when it was necessary to speak to God, he was silent, as if he had no faculty to speak to him.”

    — Origen (3rd century) on Job 40:6
  • “Therefore I say to you, “Clothe yourself with glory. Abase the slanderer completely. Humiliate his angels. He was arrogant against you, but you destroy the arrogant. He was impious against you, but you strike him by lightning.””

    — Origen (3rd century) on Job 40:10

Read the full Ante-Nicene Fathers library →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress