Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Job 37 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 “Nʼihi nke a, obi m na-ama jijiji, na-amali elu site nʼọnọdụ ya.
2 Gee ntị! Gee ntị nụrụ ụda olu ya, na ụzụ nke si nʼọnụ ya apụta.
3 Ọ na-atọpụ amụma ya ka ọ na-ejeru nʼokpuru eluigwe niile, ọ na-ezisakwa ya ebe niile ụwa sọtụrụ.
4 Nke a gasịa, ihe ọzọ na-eso ya bụ mbigbọ nke olu ike ya; ụda olu ya na ada ụda dịka egbe eluigwe, mgbe olu ahụ dara dakwasị, ọ naghị egbochi amụma igbu egbu.
5 Nʼụzọ dị ebube ka olu Chineke si ada dịka egbe eluigwe; ọ na-eme ọtụtụ ihe ukwuu nke anyị na-apụghị ịghọta.
6 Nʼihi na ọ bụ ya na-agwa snoo okwu sị: ‘Daa nʼelu ala,’ na-agwakwa mmiri ozuzo okwu sị, ‘Zoo nnukwu mmiri ozuzo.’
7 Ka mmadụ o kere mata akaọrụ ya; ọ na-emekwa ka mmadụ ọbụla kwụsị ịdọgbu onwe ya nʼọrụ.
8 Ụmụ anụmanụ bi nʼọhịa na-agbaba zoo onwe; ha na-anọgide nʼebe obibi ha.
9 Oke ifufe na-esite nʼụlọ ya na-abịa, oyi na-esitekwa nʼikuku na-agbasa agbasa.
10 Iku ume Chineke na-emepụta mkpụrụ mmiri, ogbu mmiri na-akpụkọtakwa.
11 Ọ na-eme ka igwe ojii jupụta na mmiri; na-eme ka amụma gbuo nʼime igwe ojii.
12 Site na ntụziaka ya ka ha na-echigharị onwe ha gburugburu imezu ihe ọbụla ọ chọrọ ka ha mee nʼelu ụwa niile.
13 Ọ na-ewebata igwe ojii maka ịta ndị mmadụ ahụhụ, na-eweta ya maka ime ka mmiri zokwasị elu ala igosi ịhụnanya ya.
14 “Job, gee ntị. Tulee ọrụ ebube niile Chineke na-arụ.
15 Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojii na-eme ka amụma gbuo?
16 Ị maara otu Chineke si kwụba igwe ojii na mbara eluigwe, nke bụ ọrụ ebube onye ihe ọmụma ya zuruoke?
17 Gị onye uwe i yi nʼahụ na-ekpo gị ọkụ mgbe ụwa dere jii nʼihi ifufe na-esite na ndịda na-abịa,
18 ị pụrụ iso ya tụsaa mbara eluigwe nke dị ike dịka enyo bronz a wụrụ awụ?
19 “Gwa anyị ihe anyị ga-azaghachi ya; ebe ọ bụ na anyị apụghị ido okwu anyị nʼusoro nʼihi ọchịchịrị nke anyị nọ nʼime ya.
20 A ga-agwa ya na m nwere okwu? Ọ dị mmadụ ọbụla ga-achọ ka e loda ya?
21 Ugbu a, ọ dịghị mmadụ ọbụla pụrụ ilekwasị anyanwụ anya ka ọ na-achake na mbara igwe, mgbe ifufe ji ngwangwa gabiga mee ka o nwuo ọcha.
22 Nʼugwu ka ebube na-enwu dịka ọlaedo si apụta; Chineke na-eji ebube dị egwu na-abịa.
23 Onye pụrụ ime ihe niile bụ onye anyị na-enweghị ike chọta. Ike ya dị ukwuu, nʼikpe ikpe ya ziri ezi na ezi omume ya bara ụba, ọ naghị emegbu mmadụ.
24 Ya mere, ụmụ mmadụ na-atụ egwu ya, ọ bụ na o nweghị nsọpụrụ nye ndị niile obi ha maara ihe?”
Chapter information and study resources

Listen to Job 37 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Job 37

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Job 37. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Job 37 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 22 cross-references.

Cross-references in Job 37 (22)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Job 37:1–24 (188 words)
1
  1. אַףʾapaph: meaning accession (used as an adverb or conjunction)H637
  2. לְ֭זֹאתlĕzōtzo'th: this (often used adverb)H2063
  3. יֶחֱרַ֣דyeḥĕradcharad: to shudder with terror; (hence) to fearH2729
  4. לִבִּ֑יlibbîleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  5. וְ֝יִתַּ֗רwĕyittarnathar: to jump, i.e. be violently agitated; causatively, to terrify, shake off, untieH5425
  6. מִמְּקוֹמֽוֹ׃mimmĕqômômaqowm: (properly) a standing, i.e. a spot; but used widely of a locality (general or specific)H4725
2
  1. שִׁמְע֤וּšimʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  2. שָׁמ֣וֹעַšāmôaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  3. בְּרֹ֣גֶזbĕrōgezrogez: commotion, restlessness (of a horse), crash (of thunder), disquiet, angerH7267
  4. קֹל֑וֹqōlôqowl: a voice or soundH6963
  5. וְ֝הֶ֗גֶהwĕhegehegeh: a muttering (in sighing, thought, or as thunder)H1899
  6. מִפִּ֥יוmippîwpeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
  7. יֵצֵֽא׃yēṣēʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
3
  1. תַּֽחַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  2. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  3. הַשָּׁמַ֥יִםhaššāmayimshamayim: the sky (as aloft; the dual perhaps alluding to the visible arch in which the clouds move, as well as to the...H8064
  4. יִשְׁרֵ֑הוּyišrēhûyashar: to be straight or even; (figuratively) to be (causatively, to make) right, pleasant, prosperousH3474
  5. וְ֝אוֹר֗וֹwĕʾôrôowr: illumination; (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.)H216
  6. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  7. כַּנְפ֥וֹתkanpôtkanaph: an edge or extremityH3671
  8. הָאָֽרֶץ׃hāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
4
  1. אַחֲרָ֤יו׀ʾaḥărāywachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
  2. יִשְׁאַגyišʾagsha'ag: to rumble or moanH7580
  3. ק֗וֹלqôlqowl: a voice or soundH6963
  4. יַ֭רְעֵםyarʿēmra`am: to tumble, i.e. be violently agitated; specifically, to crash (of thunder)H7481
  5. בְּק֣וֹלbĕqôlqowl: a voice or soundH6963
  6. גְּאוֹנ֑וֹgĕʾônôga'own: the same as H1346H1347
  7. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. יְ֝עַקְּבֵ֗םyĕʿaqqĕbēm`aqab: (properly) to swell out or up; used only as denominative from H6119, to seize by the heelH6117
  9. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  10. יִשָּׁמַ֥עyiššāmaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  11. קוֹלֽוֹ׃qôlôqowl: a voice or soundH6963
5
  1. יַרְעֵ֤םyarʿēmra`am: to tumble, i.e. be violently agitated; specifically, to crash (of thunder)H7481
  2. אֵ֣לʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  3. בְּ֭קוֹלוֹbĕqôlôqowl: a voice or soundH6963
  4. נִפְלָא֑וֹתniplāʾôtpala': (properly, literally or figuratively) perhaps to separate, i.e. distinguishH6381
  5. עֹשֶׂ֥הʿōśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  6. גְ֝דֹל֗וֹתgĕdōlôtgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
  7. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. נֵדָֽע׃nēdāʿyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
6
  1. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. לַשֶּׁ֨לַג׀laššelagsheleg: snow (probably from its whiteness)H7950
  3. יֹאמַ֗רyōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  4. הֱוֵ֫אhĕwēʾhava': supposed to mean properly, to breathe; to be (in the sense of existence)H1933
  5. אָ֥רֶץʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  6. וְגֶ֥שֶׁםwĕgešemgeshem: a showerH1653
  7. מָטָ֑רmāṭārmatar: rainH4306
  8. וְ֝גֶ֗שֶׁםwĕgešemgeshem: a showerH1653
  9. מִטְר֥וֹתmiṭrôtmatar: rainH4306
  10. עֻזּֽוֹ׃ʿuzzô`oz: strength in various applications (force, security, majesty, praise)H5797
7
  1. בְּיַדbĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  2. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  3. אָדָ֥םʾādāmadam: ruddy i.e. a human being (an individual or the species, mankind, etc.)H120
  4. יַחְתּ֑וֹםyaḥtômchatham: to close up; especially to sealH2856
  5. לָ֝דַ֗עַתlādaʿatyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  6. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  7. אַנְשֵׁ֥יʾanšêiysh: a man as an individual or a male personH376
  8. מַעֲשֵֽׂהוּ׃maʿăśēhûma`aseh: an action (good or bad); (generally) a transactionH4639
8
  1. וַתָּב֣וֹאwattābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. חַיָּ֣הḥayyâchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  3. בְמוֹbĕmôbmow: in, with, by, etcH1119
  4. אָ֑רֶבʾārebereb: ambuscadeH695
  5. וּבִמְע֖וֹנֹתֶ֣יהָûbimʿônōtêhām`ownah: meaning the same as H4583H4585
  6. תִשְׁכֹּֽן׃tiškōnshakan: to reside or permanently stay (literally or figuratively)H7931
9
  1. מִןminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  2. הַ֭חֶדֶרhaḥedercheder: an apartment (usually literal)H2315
  3. תָּב֣וֹאtābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  4. סוּפָ֑הsûpâcuwphah: a hurricaneH5492
  5. וּֽמִמְּזָרִ֥יםûmimmĕzārîmmzareh: (properly) a scatterer, i.e. the north wind (as dispersing cloudsH4215
  6. קָרָֽה׃qārâqarah: coolnessH7135
10
  1. מִנִּשְׁמַתminnišmatnshamah: a puff, i.e. wind, angry or vital breath, divine inspiration, intellect. or (concretely) an animalH5397
  2. אֵ֥לʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  3. יִתֶּןyittennathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  4. קָ֑רַחqāraḥqerach: ice (as if bald, i.e. smooth); (hence) hailH7140
  5. וְרֹ֖חַבwĕrōḥabrochab: width (literally or figuratively)H7341
  6. מַ֣יִםmayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  7. בְּמוּצָֽק׃bĕmûṣāqmuwtsaq: narrowness; (figuratively) distressH4164
11
  1. אַףʾapaph: meaning accession (used as an adverb or conjunction)H637
  2. בְּ֭רִיbĕrîriy: irrigation, i.e. a showerH7377
  3. יַטְרִ֣יחַyaṭrîaḥtarach: to overburdenH2959
  4. עָ֑בʿāb`ab: (properly) an envelope, i.e. darkness (or density, 2 Chron. 4H5645
  5. יָ֝פִ֗יץyāpîṣpuwts: to dash in pieces, literally or figuratively (especially to disperse)H6327
  6. עֲנַ֣ןʿănan`anan: a cloud (as covering the sky), i.e. the nimbus or thunder-cloudH6051
  7. אוֹרֽוֹ׃ʾôrôowr: illumination; (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.)H216
12
  1. וְה֤וּאwĕhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  2. מְסִבּ֨וֹת׀mĕsibbôtmecab: a divan (as enclosing the room); abstractly (adverbial) aroundH4524
  3. מִתְהַפֵּ֣ךְmithappēkhaphak: to turn about or over; (by implication) to change, overturn, return, pervertH2015
  4. בְּתַחְבּֽוּלֹתָ֣וbĕtaḥbûlōtāwtachbulah: (properly, only in plural) steerage (as the management of steering ropes on a ship)H8458
  5. לְפָעֳלָ֑םlĕpāʿŏlāmpo`al: (concretely) an act or workH6467
  6. כֹּ֖לkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  7. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  8. יְצַוֵּ֓ם׀yĕṣawwēmtsavah: (intensively) to constitute, enjoinH6680
  9. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  10. פְּנֵ֖יpĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  11. תֵבֵ֣לtēbēltebel: the earth (as moist and therefore inhabited)H8398
  12. אָֽרְצָה׃ʾārĕṣâerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
13
  1. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  2. לְשֵׁ֥בֶטlĕšēbeṭshebet: a scion, i.e. (literally) a stick (for punishing, writing, fighting, ruling, walking, etc.) or (figuratively) a...H7626
  3. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  4. לְאַרְצ֑וֹlĕʾarṣôerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  5. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  6. לְ֝חֶ֗סֶדlĕḥesedcheced: kindness; (by implication, towards God) pietyH2617
  7. יַמְצִאֵֽהוּ׃yamṣiʾēhûmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
14
  1. הַאֲזִ֣ינָהhaʾăzînâazan: to broaden out the ear (with the hand); (by implication) to listenH238
  2. זֹּ֣אתzōtzo'th: this (often used adverb)H2063
  3. אִיּ֑וֹבʾiyyôbIyowb: hated (i.e. persecuted); Ijob, the patriarch famous for his patienceH347
  4. עֲ֝מֹ֗דʿămōd`amad: to stand, in various relations (literal and figurative, intransitive and transitive)H5975
  5. וְהִתְבּוֹנֵ֤ן׀wĕhitbônēnbiyn: to separate mentally (or distinguish); (generally) understandH995
  6. נִפְלְא֬וֹתniplĕʾôtpala': (properly, literally or figuratively) perhaps to separate, i.e. distinguishH6381
  7. אֵֽל׃ʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
15
  1. הֲ֭תֵדַעhătēdaʿyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  2. בְּשׂוּםbĕśûmsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  3. אֱל֣וֹהַּʾĕlôahelowahh: a deity or the DeityH433
  4. עֲלֵיהֶ֑םʿălêhem`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. וְ֝הוֹפִ֗יעַwĕhôpîaʿyapha`: to shineH3313
  6. א֣וֹרʾôrowr: illumination; (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.)H216
  7. עֲנָנֽוֹ׃ʿănānô`anan: a cloud (as covering the sky), i.e. the nimbus or thunder-cloudH6051
16
  1. הֲ֭תֵדַעhătēdaʿyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  2. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. מִפְלְשֵׂיmiplĕśêmiphlas: a poisingH4657
  4. עָ֑בʿāb`ab: (properly) an envelope, i.e. darkness (or density, 2 Chron. 4H5645
  5. מִ֝פְלְא֗וֹתmiplĕʾôtmiphla'ah: a miracleH4652
  6. תְּמִ֣יםtĕmîmtamiym: (literally, figuratively or morally) entireH8549
  7. דֵּעִֽים׃dēʿîmdea`: knowledgeH1843
17
  1. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  2. בְּגָדֶ֥יךָbĕgādêkābeged: a covering; clothingH899
  3. חַמִּ֑יםḥammîmcham: hotH2525
  4. בְּהַשְׁקִ֥טbĕhašqiṭshaqat: to repose (usually figurative)H8252
  5. אֶ֝֗רֶץʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  6. מִדָּרֽוֹם׃middārômdarowm: the south; poet. the south windH1864
18
  1. תַּרְקִ֣יעַtarqîaʿraqa`: to pound the earth (as a sign of passion)H7554
  2. עִ֭מּוֹʿimmô`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  3. לִשְׁחָקִ֑יםlišḥāqîmshachaq: a powder (as beaten small); by extension, the firmamentH7834
  4. חֲ֝זָקִ֗יםḥăzāqîmchazaq: strong (usu. in a bad sense, hard, bold, violent)H2389
  5. כִּרְאִ֥יkirʾîr'iy: a mirror (as seen)H7209
  6. מוּצָֽק׃mûṣāqyatsaq: (properly) to pour out (transitive or intransitive)H3332
19
  1. ה֭וֹדִיעֵנוּhôdîʿēnûyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  2. מַהmamah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  3. נֹּ֣אמַרnōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  4. ל֑וֹlô
  5. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. נַ֝עֲרֹ֗ךְnaʿărōk`arak: to set in a row, i.e. arrange, put in order (in a very wide variety of applications)H6186
  7. מִפְּנֵיmippĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  8. חֹֽשֶׁךְ׃ḥōšekchoshek: the dark; hence (literally) darknessH2822
20
  1. הַֽיְסֻפַּרhaysupparcaphar: (properly) to score with a mark as a tally or recordH5608
  2. ל֭וֹlô
  3. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. אֲדַבֵּ֑רʾădabbērdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  5. אִֽםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  6. אָ֥מַרʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  7. אִ֝֗ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  8. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  9. יְבֻלָּֽע׃yĕbullāʿbala`: to make away with; (specifically) to take by swallowing, to devourH1104
21
  1. וְעַתָּ֤ה׀wĕʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  2. לֹ֘אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. רָ֤אוּrāʾûra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  4. א֗וֹרʾôrowr: illumination; (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.)H216
  5. בָּהִ֣ירbāhîrbahiyr: shiningH925
  6. ה֭וּאhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  7. בַּשְּׁחָקִ֑יםbaššĕḥāqîmshachaq: a powder (as beaten small); by extension, the firmamentH7834
  8. וְר֥וּחַwĕrûaḥruwach: wind; by resemblance breath, i.e. a sensible (or even violent) exhalationH7307
  9. עָ֝בְרָ֗הʿābĕrâ`abar: to cross overH5674
  10. וַֽתְּטַהֲרֵֽם׃wattĕṭahărēmtaher: (properly) to be bright; (by implication) to be pure (physical sound, clear, unadulterated)H2891
22
  1. מִ֭צָּפוֹןmiṣṣāpôntsaphown: (properly) hidden, i.e. dark; used only of the north as a quarter (gloomy and unknown)H6828
  2. זָהָ֣בzāhābzahab: gold; (figuratively) golden, something gold-colored (i.e. yellow) such as oil or a clear, sunny skyH2091
  3. יֶֽאֱתֶ֑הyeʾĕteathah: to arriveH857
  4. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. אֱ֝ל֗וֹהַּʾĕlôahelowahh: a deity or the DeityH433
  6. נ֣וֹרָאnôrāʾyare': to fear; morally, to revereH3372
  7. הֽוֹד׃hôdhowd: grandeur (i.e. an imposing form and appearance)H1935
23
  1. שַׁדַּ֣יšaddayShadday: the AlmightyH7706
  2. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. מְ֭צָאנֻהוּmĕṣāʾnuhûmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  4. שַׂגִּיאśaggîʾsaggiy': (superlatively) mightyH7689
  5. כֹ֑חַkōaḥkoach: vigor, literally (force, in a good or a bad sense) or figuratively (capacity, means, produce)H3581
  6. וּמִשְׁפָּ֥טûmišpāṭmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  7. וְרֹבwĕrōbrob: abundance (in any respect)H7230
  8. צְ֝דָקָ֗הṣĕdāqâtsdaqah: rightness (abstractly), subjectively (rectitude), objectively (justice), morally (virtue) or figuratively...H6666
  9. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  10. יְעַנֶּֽה׃yĕʿanne`anah: to depress literally or figuratively, transitive or intransitive (in various applications, as follows)H6031
24
  1. לָ֭כֵןlākēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  2. יְרֵא֣וּהוּyĕrēʾûhûyare': to fear; morally, to revereH3372
  3. אֲנָשִׁ֑יםʾănāšîmenowsh: (properly) a mortal (and thus differing from the more dignified H0120)H582
  4. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. יִ֝רְאֶ֗הyirʾera'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  6. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  7. חַכְמֵיḥakmêchakam: wise, (i.e. intelligent, skilful or artful)H2450
  8. לֵֽב׃lēbleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820

View the full Hebrew interlinear for Job 37 →

Strong's words in Job 37 (6)
Strong's H3045 — נֵדָֽע׃ (nēdāʿ)
yada` (yaw-dah') v. 1. to know 2. (properly) to ascertain by seeing 3. used in a great variety of senses 4. figuratively, literally, euphemistically and inferentially (including observation, care, recognition 5. and causatively, instruction, designation, punishment, etc.) (as follow) [a primitive root] KJV: acknowledge, acquaintance(-ted with), advise, answer, appoint, assuredly, be aware, (un-)awares, can(-not), certainly, comprehend, consider, X could they, cunning, declare, be diligent, (can, cause to) discern, discover, endued with, familiar friend, famous, feel, can have, be (ig-)norant, instruct, kinsfolk, kinsman, (cause to let, make) know, (come to give, have, take) knowledge, have (knowledge), (be, make, make to be, make self) known, + be learned, + lie by man, mark, perceive, privy to, X prognosticator, regard, have respect, skilful, shew, can (man of) skill, be sure, of a surety, teach, (can) tell, understand, have (understanding), X will be, wist, wit, wot.. Appears 5 times in Job 37.
Strong's H3605 — כָּל (kāl)
kol (kole) (or (Jer. 33) n-m. 1. (properly) the whole 2. (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense) [from H3634] KJV: (in) all (manner, (ye)), altogether, any (manner), enough, every (one, place, thing), howsoever, as many as, (no-)thing, ought, whatsoever, (the) whole, whoso(-ever). Root(s): H3634. Appears 5 times in Job 37.
Strong's H6963 — קֹל֑וֹ (qōlô)
qowl (kole) (or qol {kole}) n-m. 1. a voice or sound [from an unused root meaning to call aloud] KJV: + aloud, bleating, crackling, cry (+ out), fame, lightness, lowing, noise, + hold peace, (pro-)claim, proclamation, + sing, sound, + spark, thunder(-ing), voice, + yell.. Appears 5 times in Job 37.
Strong's H776 — הָאָֽרֶץ׃ (hāʾāreṣ)
erets (eh'-rets) n-f. 1. the earth (at large, or partitively a land) [from an unused root probably meaning to be firm] KJV: X common, country, earth, field, ground, land, X natins, way, + wilderness, world.. Appears 5 times in Job 37.
Strong's H216 — וְ֝אוֹר֗וֹ (wĕʾôrô)
owr (ore) n-f. 1. illumination 2. (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.) [from H215] KJV: bright, clear, + day, light (-ning), morning, sun. Root(s): H215. Appears 4 times in Job 37.
Strong's H518 — אִם (ʾim)
im (eem) prt. 1. (used very widely as demonstrative) lo! 2. (interrogatively) whether? 3. (conditionally), if, although 4. (also) Oh that!, when 5. (hence, as a negative) not [a primitive particle] KJV: (and, can-, doubtless, if, that) (not), + but, either, + except, + more(-over if, than), neither, nevertheless, nor, oh that, or, + save (only, -ing), seeing, since, sith, + surely (no more, none, not), though, + of a truth, + unless, + verily, when, whereas, whether, while, + yet.. Appears 4 times in Job 37.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress