Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Psalms 37 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Echegbula onwe gị nʼihi ndị na-eme ihe ọjọọ, maọbụ kwosa ndị na-eme ihe ọjọọ ekworo;
2 nʼihi na mgbe na-adịghị anya, ha ga-akpọnwụ dịka ahịhịa, dịka ahịhịa ndụ, ha ga-anwụkwa.
3 Tụkwasị Onyenwe anyị obi meekwa ihe ziri ezi; biri nʼala na nchebe, rijuokwa afọ.
4 Ka ihe Onyenwe anyị tọọ gị ụtọ. Ọ ga-enyekwa gị ihe niile bụ ọchịchọ nke obi gị.
5 Nyefee onwe gị nʼaka Onyenwe anyị; tụkwasị ya obi, ọ ga-emere gị nke a:
6 Ọ ga-eme ka ezi omume gị pụta ìhè dịka ihe nke chị ọbụbọ, meekwa ka izi ezi nke ikpe gị dịka ihe nke anyanwụ nʼehihie.
7 Dere duu nʼihu Onyenwe anyị, were ndidi chere ya; echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu, mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.
8 Kwụsị iwe iwe, kwụsịkwa oke iwe; echegbula onwe gị, ọ na-eduba naanị nʼihe ọjọọ.
9 Nʼihi na a ga-ala ndị ajọ omume nʼiyi, ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha.
10 Ọ fọdụrụ nwa oge nta, ndị ajọ omume ga-agabiga; ọ bụ ezie na ị ga-achọ ha, ma ị gaghị achọta ha.
11 Ma ndị niile dị nwayọọ nʼobi ga-eketa ala a dịka ihe nketa ha, ha ga-enwekwa udo dị ukwuu.
12 Ndị ajọ omume na-agba izu ọjọọ megide ndị ezi omume, na-ata ikekere eze megide ha;
13 ma onyenwe anyị na-achị ndị ajọ omume ọchị, nʼihi na ọ maara na ụbọchị ha na-abịa.
14 Ndị ajọ omume amịpụtala mma agha ha, kwee ụta ha ime ka ndị nọ na mkpa na ndị ogbenye daa, igbu ndị ụzọ ha ziri ezi.
15 Ma ha ga-ewere mma agha ha gbuo onwe ha, kụrisiekwa ụta ha.
16 Ihe ntakịrị nke onye ezi omume nwere dị mma karịa akụnụba ọtụtụ ndị ajọ omume;
17 nʼihi na a ga-etiji ike niile nke ndị ajọ omume, ma Onyenwe anyị ga-akwagide ndị ezi omume.
18 Ndị na-enweghị ịta ụta na-ebi ndụ ha nʼokpuru nlekọta Onyenwe anyị, ihe nketa ha ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
19 Nʼoge ihe ndakwasị, ha agaghị akpọnwụ; ha ga-erijukwa afọ nʼụbọchị ụnwụ.
20 Ma ndị ajọ omume ga-ala nʼiyi. Nʼagbanyeghị na ndị iro Onyenwe anyị dịka ịma mma nke ubi ahịhịa ndụ, ha ga-agabigakwa ngwangwa nʼanya dịka anwụrụ ọkụ.
21 Ndị na-eme ihe ọjọọ na-ebiri mmadụ ihe ma ha adịghị akwụghachi ya, ma onye ezi omume na-eme amara na-enye ndị ọzọ ihe o nwere.
22 Ndị Onyenwe anyị gọziri agọzi ga-eketa akụ nke ụwa, ma ndị ọ bụrụ ọnụ ka a ga-egbuchapụ.
23 Ọ bụrụ na Onyenwe anyị nwere mmasị na ndụ mmadụ, ọ ga-eme ka nzọ ụkwụ ya guzosie ike;
24 ọ bụrụ na ọ kpọbie ụkwụ, ọ gaghị ada, nʼihi na Onyenwe anyị na-eji aka ya ejigide ya.
25 Abụ m nwantakịrị na mbụ, ugbu a, abụ m agadi, ma ahụbeghị m ebe e chefuru ndị ezi omume, maọbụ ebe ụmụ ha na-arịọ nri.
26 Mgbe niile, ha na-eme amara jiri obi ha na-agbazinye ndị mmadụ ihe, ụmụ ha ga-abụ ngọzị.
27 Site nʼihe ọjọọ pụọ, mee ezi ihe, mgbe ahụ, i ga-ebi nʼala a ruo mgbe ebighị ebi.
28 Onyenwe anyị na-ahụ onye ezi omume na ikpe ziri ezi nʼanya. Ọ gaghị ahapụkwa ndị ya kwesiri ntụkwasị obi. A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi, ma ụmụ ndị ajọ omume ka a ga-egbuchapụ;
29 ndị ezi omume ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha, ha ga-ebikwa nʼime ya ruo mgbe ebighị ebi.
30 Okwu amamihe na-esi nʼọnụ onye ezi omume pụta, ire ya na-ekwukwa ihe ziri ezi.
31 Iwu Chineke ya dị ya nʼobi; nzọ ukwu ha adịghị agbụchapụ.
32 Ndị ajọ omume na-echere ndị ezi omume na nzuzo, na-achọ ịnapụ ha ndụ ha;
33 ma Onyenwe anyị agaghị ahapụ ha nʼaka ha, ọ gaghị ekwe ka a maa ha ikpe mgbe a na-ekpe ha ikpe.
34 Chere Onyenwe anyị, debekwa ụzọ ya. Ọ ga-ebuli gị elu ka i nweta ala ahụ dịka ihe nketa; mgbe a na-egbuchapụ ndị ajọ omume, ị ga-eji anya gị hụ ya.
35 Ahụla m onye ajọ omume na nwoke na-eme ihe ike, ka ọ na-eto, na-awasa, dịka osisi dị ndụ nʼezi ala,
36 ma ọ dịghị anya, ọ nwụrụ, nʼagbanyeghị na m chọgharịrị ya, ọ dịghị ebe ọbụla a hụrụ ya.
37 Ma tụgharịa uche banyere ndị ezi omume, rịbaa ndị ụzọ ha ziri ezi ama; ọganihu dịịrị onye udo.
38 Ma a ga-ala ndị mmehie niile nʼiyi; ọ dịghị olileanya dịịrị ndị ajọ omume.
39 Nzọpụta nke ndị ezi omume si nʼaka Onyenwe anyị bịa; ọ bụ ebe ha e wusiri ike nʼoge nsogbu.
40 Onyenwe anyị na-enyere ha aka, na-anapụtakwa ha ma na-azọpụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume, nʼihi na ha mere ya ebe mgbaba ha.
Chapter information and study resources

Listen to Psalms 37 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Psalm 37

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Psalm 37. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Psalm 37 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 18 cross-references, 5 Early-Church citations.

Cross-references in Psalm 37 (18)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Psalm 37:1–40 (296 words)
1
  1. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  2. תִּתְחַ֥רtitḥarcharah: to glow or grow warm; figuratively (usually) to blaze up, of anger, zeal, jealousyH2734
  3. בַּמְּרֵעִ֑יםbammĕrēʿîmra`a`: (properly) to spoil; (literally) to ruin by breaking to pieces)H7489
  4. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  5. תְּ֝קַנֵּ֗אtĕqannēʾqana': to be (causatively, make) zealous, i.e. (in a bad sense) jealous or enviousH7065
  6. בְּעֹשֵׂ֥יbĕʿōśê`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  7. עַוְלָֽה׃ʿawlâ`evel: (moral) evilH5766
2
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. כֶ֭חָצִירkeḥāṣîrchatsiyr: grass; also a leek (collectively)H2682
  3. מְהֵרָ֣הmĕhērâmherah: (properly) a hurry; hence (adverbially) promptlyH4120
  4. יִמָּ֑לוּyimmālûnamal: to become clipped or (specifically) circumcisedH5243
  5. וּכְיֶ֥רֶקûkĕyereqyereq: (properly) pallor; (hence) the yellowish green of young and sickly vegetationH3418
  6. דֶּ֝֗שֶׁאdešeʾdeshe': a sprout; by analogy, grassH1877
  7. יִבּוֹלֽוּן׃yibbôlûnnabel: to wilt; (generally) to fall away, fail, faintH5034
3
  1. בְּטַ֣חbĕṭaḥbatach: (properly) to hie for refuge (but not so precipitately as H2620)H982
  2. בַּֽ֭יהוָהbayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. וַעֲשֵׂהwaʿăśē`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  4. ט֑וֹבṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  5. שְׁכָןšĕkānshakan: to reside or permanently stay (literally or figuratively)H7931
  6. אֶ֝֗רֶץʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  7. וּרְעֵ֥הûrĕʿēra`ah: to tend a flock i.e. pasture it; (intransitively, literally or figuratively) to grazeH7462
  8. אֱמוּנָֽה׃ʾĕmûnâemuwnah: literally firmness; figuratively securityH530
4
  1. וְהִתְעַנַּ֥גwĕhitʿannag`anag: to be soft or pliable, i.e. (figuratively) effeminate or luxuriousH6026
  2. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. יְהוָ֑הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. וְיִֽתֶּןwĕyittennathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  5. לְ֝ךָ֗lĕkā
  6. מִשְׁאֲלֹ֥תmišʾălōtmish'alah: a requestH4862
  7. לִבֶּֽךָ׃libbekāleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
5
  1. גּ֣וֹלgôlgalal: to roll (literally or figuratively)H1556
  2. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. דַּרְכֶּ֑ךָdarkekāderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  5. וּבְטַ֥חûbĕṭaḥbatach: (properly) to hie for refuge (but not so precipitately as H2620)H982
  6. עָ֝לָ֗יוʿālāyw`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  7. וְה֣וּאwĕhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  8. יַעֲשֶֽׂה׃yaʿăśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
6
  1. וְהוֹצִ֣יאwĕhôṣîʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  2. כָא֣וֹרkāʾôrowr: illumination; (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.)H216
  3. צִדְקֶ֑ךָṣidqekātsedeq: the right (natural, moral or legal); (abstractly) equityH6664
  4. וּ֝מִשְׁפָּטֶ֗ךָûmišpāṭekāmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  5. כַּֽצָּהֳרָֽיִם׃kaṣṣāhŏrāyimtsohar: a light (i.e. window)H6672
7
  1. דּ֤וֹם׀dômdamam: to be dumb; (by implication) to be astonished, to stopH1826
  2. לַיהוָה֮layhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. וְהִתְח֪וֹלֵ֫לwĕhitḥôlēlchuwl: (properly) to twist or whirl (in a circular or spiral manner), i.e. (specifically) to dance, to writhe in pain...H2342
  4. ל֥וֹlô
  5. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  6. תִּ֭תְחַרtitḥarcharah: to glow or grow warm; figuratively (usually) to blaze up, of anger, zeal, jealousyH2734
  7. בְּמַצְלִ֣יחַbĕmaṣlîaḥtsalach: to push forward, in various senses (literal or figurative, transitive or intransitive)H6743
  8. דַּרְכּ֑וֹdarkôderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  9. בְּ֝אִ֗ישׁbĕʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  10. עֹשֶׂ֥הʿōśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  11. מְזִמּֽוֹת׃mĕzimmôtmzimmah: a plan, usually evil (machination), sometimes good (sagacity)H4209
8
  1. הֶ֣רֶףherepraphah: to slacken (in many applications, literal or figurative)H7503
  2. מֵ֭אַףmēʾapaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  3. וַעֲזֹ֣בwaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  4. חֵמָ֑הḥēmâchemah: heat; (figuratively) anger, poison (from its fever)H2534
  5. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  6. תִּ֝תְחַ֗רtitḥarcharah: to glow or grow warm; figuratively (usually) to blaze up, of anger, zeal, jealousyH2734
  7. אַךְʾakak: a particle of affirmation, surely; hence (by limitation) onlyH389
  8. לְהָרֵֽעַ׃lĕhārēaʿra`a`: (properly) to spoil; (literally) to ruin by breaking to pieces)H7489
9
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. מְ֭רֵעִיםmĕrēʿîmra`a`: (properly) to spoil; (literally) to ruin by breaking to pieces)H7489
  3. יִכָּרֵת֑וּןyikkārētûnkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
  4. וְקוֵֹ֥יwĕqôêqavah: to bind together (perhaps by twisting), i.e. collectH6960
  5. יְ֝הוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. הֵ֣מָּהhēmmâhem: they (only used when emphatic)H1992
  7. יִֽירְשׁוּyîrĕšûyarash: to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place)H3423
  8. אָֽרֶץ׃ʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
10
  1. וְע֣וֹדwĕʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  2. מְ֭עַטmĕʿaṭm`at: a little or few (often adverbial or compar.)H4592
  3. וְאֵ֣יןwĕʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  4. רָשָׁ֑עrāšāʿrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  5. וְהִתְבּוֹנַ֖נְתָּwĕhitbônantābiyn: to separate mentally (or distinguish); (generally) understandH995
  6. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  7. מְקוֹמ֣וֹmĕqômômaqowm: (properly) a standing, i.e. a spot; but used widely of a locality (general or specific)H4725
  8. וְאֵינֶֽנּוּ׃wĕʾênennûayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
11
  1. וַעֲנָוִ֥יםwaʿănāwîm`anav: depressed (figuratively), in mind (gentle) or circumstances (needy, especially saintly)H6035
  2. יִֽירְשׁוּyîrĕšûyarash: to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place)H3423
  3. אָ֑רֶץʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  4. וְ֝הִתְעַנְּג֗וּwĕhitʿannĕgû`anag: to be soft or pliable, i.e. (figuratively) effeminate or luxuriousH6026
  5. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  6. רֹ֥בrōbrob: abundance (in any respect)H7230
  7. שָׁלֽוֹם׃šālômshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
12
  1. זֹמֵ֣םzōmēmzamam: to plan, usually in a bad senseH2161
  2. רָ֭שָׁעrāšoʿrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  3. לַצַּדִּ֑יקlaṣṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  4. וְחֹרֵ֖קwĕḥōrēqcharaq: to grate the teethH2786
  5. עָלָ֣יוʿālāyw`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  6. שִׁנָּֽיו׃šinnāywshen: a tooth (as sharp); specifically (for H8143) ivoryH8127
13
  1. אֲדֹנָ֥יʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  2. יִשְׂחַקyiśḥaqsachaq: to laugh (in pleasure or detraction); (by implication) to playH7832
  3. ל֑וֹlô
  4. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  5. רָ֝אָ֗הrāʾâra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  6. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. יָבֹ֥אyābōʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  8. יוֹמֽוֹ׃yômôyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
14
  1. חֶ֤רֶב׀ḥerebchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
  2. פָּֽתְח֣וּpātĕḥûpathach: to open wide (literally or figuratively)H6605
  3. רְשָׁעִים֮rĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  4. וְדָרְכ֪וּwĕdorkûdarak: to tread; (by implication) to walkH1869
  5. קַ֫שְׁתָּ֥םqaštāmqesheth: X arch(-er), + arrow, bow((-man, -shot))H7198
  6. לְ֭הַפִּילlĕhappîlnaphal: to fall, in a great variety of applications (intransitive or causative, literal or figurative)H5307
  7. עָנִ֣יʿānî`aniy: depressed, in mind or circumstances (practically the same as H6035, although the margin constantly disputes...H6041
  8. וְאֶבְי֑וֹןwĕʾebyônebyown: destituteH34
  9. לִ֝טְב֗וֹחַliṭbôaḥtabach: to slaughter (animals or men)H2873
  10. יִשְׁרֵיyišrêyashar: straightH3477
  11. דָֽרֶךְ׃dārekderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
15
  1. חַ֭רְבָּםḥarbomchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
  2. תָּב֣וֹאtābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  3. בְלִבָּ֑םbĕlibbāmleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  4. וְ֝קַשְּׁתוֹתָ֗םwĕqaššĕtôtāmqesheth: X arch(-er), + arrow, bow((-man, -shot))H7198
  5. תִּשָּׁבַֽרְנָה׃tiššābarnâshabar: to burst (literally or figuratively)H7665
16
  1. טוֹבṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  2. מְ֭עַטmĕʿaṭm`at: a little or few (often adverbial or compar.)H4592
  3. לַצַּדִּ֑יקlaṣṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  4. מֵ֝הֲמ֗וֹןmēhămônhamown: a noise, tumult, crowd; also disquietude, wealthH1995
  5. רְשָׁעִ֥יםrĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  6. רַבִּֽים׃rabbîmrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
17
  1. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. זְרוֹע֣וֹתzĕrôʿôtzrowa`: the arm (as stretched out), or (of animals) the forelegH2220
  3. רְ֭שָׁעִיםrĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  4. תִּשָּׁבַ֑רְנָהtiššābarnâshabar: to burst (literally or figuratively)H7665
  5. וְסוֹמֵ֖ךְwĕsômēkcamak: to prop (literally or figuratively); reflexively, to lean upon or take hold of (in a favorable or unfavorable...H5564
  6. צַדִּיקִ֣יםṣaddîqîmtsaddiyq: justH6662
  7. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
18
  1. יוֹדֵ֣עַyôdēaʿyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  2. יְ֭הוָהyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. יְמֵ֣יyĕmêyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  4. תְמִימִ֑םtĕmîmimtamiym: (literally, figuratively or morally) entireH8549
  5. וְ֝נַחֲלָתָ֗םwĕnaḥălātāmnachalah: (properly) something inherited; (abstractly) occupancyH5159
  6. לְעוֹלָ֥םlĕʿôlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
  7. תִּהְיֶֽה׃tihyehayah: to exist; to be or becomeH1961
19
  1. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. יֵ֭בֹשׁוּyēbōšûbuwsh: (properly) to pale; (by implication) to be ashamedH954
  3. בְּעֵ֣תbĕʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  4. רָעָ֑הrāʿâra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  5. וּבִימֵ֖יûbîmêyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  6. רְעָב֣וֹןrĕʿābônrabown: famineH7459
  7. יִשְׂבָּֽעוּ׃yiśbāʿûsaba`: to sate, i.e. fill to satisfaction (literally or figuratively)H7646
20
  1. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. רְשָׁעִ֨ים׀rĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  3. יֹאבֵ֗דוּyōʾbēdûabad: (properly) to wander away, i.e. lose oneselfH6
  4. וְאֹיְבֵ֣יwĕʾôybêoyeb: hating; an adversaryH341
  5. יְ֭הוָהyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. כִּיקַ֣רkîqaryaqar: valuableH3368
  7. כָּרִ֑יםkārîmkar: a ram (as full-grown and fat), including a battering-ram (as butting)H3733
  8. כָּל֖וּkālûkalah: to end, whether intransitive (to cease, be finished, perish) or transitived (to complete, prepare, consume)H3615
  9. בֶעָשָׁ֣ןbeʿāšān`ashan: smoke, literally or figuratively (vapor, dust, anger)H6227
  10. כָּֽלוּ׃kālûkalah: to end, whether intransitive (to cease, be finished, perish) or transitived (to complete, prepare, consume)H3615
21
  1. לוֶֹ֣הlôelavah: (properly) to twine; (by implication) to unite, to remainH3867
  2. רָ֭שָׁעrāšoʿrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  3. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. יְשַׁלֵּ֑םyĕšallēmshalam: to be safe (in mind, body or estate); (figuratively) to be completedH7999
  5. וְ֝צַדִּ֗יקwĕṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  6. חוֹנֵ֥ןḥônēnchanan: (properly) to bend or stoop in kindness to an inferiorH2603
  7. וְנוֹתֵֽן׃wĕnôtēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
22
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. מְ֭בֹרָכָיוmĕbōrākāywbarak: to kneel; (implication, man toward God) to bless God as an act of adorationH1288
  3. יִ֣ירְשׁוּyîrĕšûyarash: to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place)H3423
  4. אָ֑רֶץʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  5. וּ֝מְקֻלָּלָ֗יוûmĕqullālāywqalal: to be (causatively, make) light, literally (swift, small, sharp, etc.) or figuratively (easy, trifling, vile...H7043
  6. יִכָּרֵֽתוּ׃yikkārētûkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
23
  1. מֵ֭יְהוָהmēyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  2. מִֽצְעֲדֵיmiṣĕʿădêmits`ad: a step; (figuratively) companionshipH4703
  3. גֶ֥בֶרgebergeber: (properly) a valiant man or warrior; (generally) a person simplyH1397
  4. כּוֹנָ֗נוּkônānûkuwn: (properly) to be erect (i.e. stand perpendicular)H3559
  5. וְדַרְכּ֥וֹwĕdarkôderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  6. יֶחְפָּֽץ׃yeḥpāṣchaphets: (properly) to incline to; (by implication) (literally but rarely) to bendH2654
24
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. יִפֹּ֥לyippōlnaphal: to fall, in a great variety of applications (intransitive or causative, literal or figurative)H5307
  3. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. יוּטָ֑לyûṭāltuwl: to pitch over or reel; hence (transitively) to cast down or outH2904
  5. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  6. יְ֝הוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  7. סוֹמֵ֥ךְsômēkcamak: to prop (literally or figuratively); reflexively, to lean upon or take hold of (in a favorable or unfavorable...H5564
  8. יָדֽוֹ׃yādôyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
25
  1. נַ֤עַר׀naʿarna`ar: (concretely) a boy (as active), from the age of infancy to adolescenceH5288
  2. הָיִ֗יתִיhāyîtîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  3. גַּםgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  4. זָ֫קַ֥נְתִּיzāqantîzaqen: to be oldH2204
  5. וְֽלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. רָ֭אִיתִיrāʾîtîra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  7. צַדִּ֣יקṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  8. נֶעֱזָ֑בneʿĕzāb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  9. וְ֝זַרְע֗וֹwĕzarʿôzera`: seed; (figuratively) fruit, plant, sowing-time, posterityH2233
  10. מְבַקֶּשׁmĕbaqqešbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  11. לָֽחֶם׃lāḥemlechem: food (for man or beast), especially bread, or grain (for making it)H3899
26
  1. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  2. הַ֭יּוֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. חוֹנֵ֣ןḥônēnchanan: (properly) to bend or stoop in kindness to an inferiorH2603
  4. וּמַלְוֶ֑הûmalwelavah: (properly) to twine; (by implication) to unite, to remainH3867
  5. וְ֝זַרְע֗וֹwĕzarʿôzera`: seed; (figuratively) fruit, plant, sowing-time, posterityH2233
  6. לִבְרָכָֽה׃librākâBrakah: benediction; (by implication) prosperityH1293
27
  1. ס֣וּרsûrcuwr: to turn off (literal or figurative)H5493
  2. מֵ֭רָעmēroʿra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  3. וַעֲשֵׂהwaʿăśē`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  4. ט֗וֹבṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  5. וּשְׁכֹ֥ןûšĕkōnshakan: to reside or permanently stay (literally or figuratively)H7931
  6. לְעוֹלָֽם׃lĕʿôlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
28
  1. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. יְהוָ֨ה׀yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. אֹ֘הֵ֤בʾōhēbahab: to have affection for (sexually or otherwise)H157
  4. מִשְׁפָּ֗טmišpāṭmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  5. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. יַעֲזֹ֣בyaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  7. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  8. חֲ֭סִידָיוḥăsîdāywchaciyd: (properly) kind, i.e. (religiously) pious (a saint)H2623
  9. לְעוֹלָ֣םlĕʿôlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
  10. נִשְׁמָ֑רוּnišmārûshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  11. וְזֶ֖רַעwĕzeraʿzera`: seed; (figuratively) fruit, plant, sowing-time, posterityH2233
  12. רְשָׁעִ֣יםrĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  13. נִכְרָֽת׃nikrātkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
29
  1. צַדִּיקִ֥יםṣaddîqîmtsaddiyq: justH6662
  2. יִֽירְשׁוּyîrĕšûyarash: to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place)H3423
  3. אָ֑רֶץʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  4. וְיִשְׁכְּנ֖וּwĕyiškĕnûshakan: to reside or permanently stay (literally or figuratively)H7931
  5. לָעַ֣דlāʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5703
  6. עָלֶֽיהָ׃ʿālêhā`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
30
  1. פִּֽיpîpeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
  2. צַ֭דִּיקṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  3. יֶהְגֶּ֣הyehgehagah: to murmur (in pleasure or anger); (by implication) to ponderH1897
  4. חָכְמָ֑הḥokmâchokmah: wisdom (in a good sense)H2451
  5. וּ֝לְשׁוֹנ֗וֹûlĕšônôlashown: the tongue (of man or animals), used literally (as the instrument of licking, eating, or speech), and...H3956
  6. תְּדַבֵּ֥רtĕdabbērdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  7. מִשְׁפָּֽט׃mišpāṭmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
31
  1. תּוֹרַ֣תtôrattowrah: a precept or statute, especially the Decalogue or PentateuchH8451
  2. אֱלֹהָ֣יוʾĕlōhāywelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  3. בְּלִבּ֑וֹbĕlibbôleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  4. לֹ֖אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. תִמְעַ֣דtimʿadma`ad: to waverH4571
  6. אֲשֻׁרָֽיו׃ʾăšurāywashur: a stepH838
32
  1. צוֹפֶ֣הṣôpetsaphah: (properly) to lean forward, i.e. to peer into the distanceH6822
  2. רָ֭שָׁעrāšoʿrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  3. לַצַּדִּ֑יקlaṣṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  4. וּ֝מְבַקֵּ֗שׁûmĕbaqqēšbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  5. לַהֲמִיתוֹ׃lahămîtômuwth: (literally or figuratively) to die; (causatively) to killH4191
33
  1. יְ֭הוָהyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  2. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. יַעַזְבֶ֣נּוּyaʿazbennû`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  4. בְיָד֑וֹbĕyādôyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  5. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. יַ֝רְשִׁיעֶ֗נּוּyaršîʿennûrasha`: to be wrong; (causatively) to do or declare wrongH7561
  7. בְּהִשָּׁפְטֽוֹ׃bĕhiššopṭôshaphat: to judge, i.e. pronounce sentence (for or against)H8199
34
  1. קַוֵּ֤הqawwēqavah: to bind together (perhaps by twisting), i.e. collectH6960
  2. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. יְהוָ֨ה׀yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. וּשְׁמֹ֬רûšĕmōrshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  5. דַּרְכּ֗וֹdarkôderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  6. וִֽ֭ירוֹמִמְךָwîrômimkāruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
  7. לָרֶ֣שֶׁתlārešetyarash: to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place)H3423
  8. אָ֑רֶץʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  9. בְּהִכָּרֵ֖תbĕhikkārētkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
  10. רְשָׁעִ֣יםrĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  11. תִּרְאֶֽה׃tirʾera'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
35
  1. רָ֭אִיתִיrāʾîtîra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  2. רָשָׁ֣עrāšāʿrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  3. עָרִ֑יץʿārîṣ`ariyts: fearful, i.e. powerful or tyrannicalH6184
  4. וּ֝מִתְעָרֶ֗הûmitʿāre`arah: to be (causatively, make) bare; (hence) to empty, pour out, demolishH6168
  5. כְּאֶזְרָ֥חkĕʾezrāḥezrach: a spontaneous growth; native (tree or persons)H249
  6. רַעֲנָֽן׃raʿănānra`anan: green; (figuratively) prosperousH7488
36
  1. וַ֭יַּֽעֲבֹרwayyaʿăbōr`abar: to cross overH5674
  2. וְהִנֵּ֣הwĕhinnēhinneh: lo!H2009
  3. אֵינֶ֑נּוּʾênennûayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  4. וָֽ֝אֲבַקְשֵׁ֗הוּwāʾăbaqšēhûbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  5. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. נִמְצָֽא׃nimṣāʾmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
37
  1. שְׁמָרšĕmārshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  2. תָּ֭םtāmtam: complete; usually (morally) piousH8535
  3. וּרְאֵ֣הûrĕʾēra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  4. יָשָׁ֑רyāšāryashar: straightH3477
  5. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  6. אַחֲרִ֖יתʾaḥărîtachariyth: the last or end; (hence) the futureH319
  7. לְאִ֣ישׁlĕʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  8. שָׁלֽוֹם׃šālômshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
38
  1. וּֽ֭פֹשְׁעִיםûpōšĕʿîmpasha`: to break away (from just authority), i.e. trespass, apostatize, quarrelH6586
  2. נִשְׁמְד֣וּnišmĕdûshamad: to desolateH8045
  3. יַחְדָּ֑וyaḥdāwyachad: (properly) a unit, i.e. (adverb) unitedlyH3162
  4. אַחֲרִ֖יתʾaḥărîtachariyth: the last or end; (hence) the futureH319
  5. רְשָׁעִ֣יםrĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  6. נִכְרָֽתָה׃nikrātâkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
39
  1. וּתְשׁוּעַ֣תûtĕšûʿattshuw`ah: rescue (literal or figurative, pers., national or spir.)H8668
  2. צַ֭דִּיקִיםṣaddîqîmtsaddiyq: justH6662
  3. מֵיְהוָ֑הmêhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. מָֽ֝עוּזָּ֗םmāʿûzzāmma`owz: a fortified place; (figuratively) a defenceH4581
  5. בְּעֵ֣תbĕʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  6. צָרָֽה׃ṣārâtsarah: tightness (i.e. figuratively, trouble); transitively, a female rivalH6869
40
  1. וַֽיַּעְזְרֵ֥םwayyaʿzĕrēm`azar: to surround, i.e. protect or aidH5826
  2. יְהוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. וַֽיְפַ֫לְּטֵ֥םwaypallĕṭēmpalat: to slip out, i.e. escape; causatively, to deliverH6403
  4. יְפַלְּטֵ֣םyĕpallĕṭēmpalat: to slip out, i.e. escape; causatively, to deliverH6403
  5. מֵ֭רְשָׁעִיםmērĕšāʿîmrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  6. וְיוֹשִׁיעֵ֑םwĕyôšîʿēmyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
  7. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  8. חָ֥סוּḥāsûchacah: to flee for protection; (figuratively) to confide inH2620

View the full Hebrew interlinear for Psalm 37 →

Strong's words in Psalm 37 (6)
Strong's H3068 — בַּֽ֭יהוָה (bayhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 15 times in Psalm 37.
Strong's H7563 — רָשָׁ֑ע (rāšāʿ)
rasha` (raw-shaw') adj. 1. morally wrong 2. (concretely) an (actively) bad person [from H7561] KJV: + condemned, guilty, ungodly, wicked (man), that did wrong. Root(s): H7561. Appears 13 times in Psalm 37.
Strong's H6662 — לַצַּדִּ֑יק (laṣṣaddîq)
tsaddiyq (tsad-deek') adj. 1. just [from H6663] KJV: just, lawful, righteous (man). Root(s): H6663. Appears 9 times in Psalm 37.
Strong's H776 — אֶ֝֗רֶץ (ʾereṣ)
erets (eh'-rets) n-f. 1. the earth (at large, or partitively a land) [from an unused root probably meaning to be firm] KJV: X common, country, earth, field, ground, land, X natins, way, + wilderness, world.. Appears 6 times in Psalm 37.
Strong's H1870 — דַּרְכֶּ֑ךָ (darkekā)
derek (deh'-rek) n-m. 1. a road (as trodden) 2. (figuratively) a course of life or mode of action, often adverb [from H1869] KJV: along, away, because of, + by, conversation, custom, (east-)ward, journey, manner, passenger, through, toward, (high-) (path-)way(-side), whither(-soever). Root(s): H1869. Appears 5 times in Psalm 37.
Strong's H3423 — יִֽירְשׁוּ (yîrĕšû)
yarash (yaw-rash') (or yaresh {yaw-raysh'}) v. 1. to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place) 2. (by implication) to seize, to rob, to inherit 3. (also) to expel, to impoverish, to ruin [a primitive root] KJV: cast out, consume, destroy, disinherit, dispossess, drive(-ing) out, enjoy, expel, X without fail, (give to, leave for) inherit(-ance, -or) + magistrate, be (make) poor, come to poverty, (give to, make to) possess, get (have) in (take) possession, seize upon, succeed, X utterly.. Appears 5 times in Psalm 37.

Browse the full Strong's concordance →

What the Early Church wrote about Psalm 37 (4 additional)
  • “The kind-hearted shall inhabit the land, and the guiltless shall be left upon it, but transgressors shall be destroyed from off the face of it.”

  • “But be thou meek, since the meek shall inherit the earth. Be long-suffering and pitiful and guileless and gentle and good and always trembling at the words which thou hast heard.”

    — Didache (1st century) on Psalms 37:11
  • “I saw the ungodly highly exalted, and lifted up like the cedars of Lebanon: I passed by, and, behold, he was not; and I diligently sought his place, and could not find it.”

  • “The “land” here indicates the heart of the listener and his soul. We are ordered, therefore, to indwell this land, that is, not to stray far from it, not to run to and fro, far and near, but to dwell and to stand firm within the bounds of our spirits and to consider the land v...”

    — Origen (3rd century) on Psalms 37:3

Read the full Ante-Nicene Fathers library →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress