Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Psalms 34 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Aga m eto Onyenwe anyị mgbe niile. Mgbe niile ka otuto ya ga-adị nʼọnụ m.
2 Mkpụrụobi m ga-anya isi na Onyenwe anyị; ka ndị niile a na-akpagbu gee ntị ṅụrịa ọṅụ.
3 Soro m too Onyenwe anyị; ka anyị bulie aha ya elu.
4 Nʼihi na etikuru m Onyenwe anyị mkpu akwa, ọ zakwara m, napụta m site nʼaka ịtụ ụjọ m niile.
5 Ihu ndị na-elekwasị ya anya na-enwu dịka ihe; ihere adịghị eme ha.
6 Onye ogbenye a kpọkuru Onyenwe anyị, ọ zakwara ya; ọ zọpụtara ya site na nsogbu ya niile.
7 Mmụọ ozi Onyenwe anyị na-agba ndị niile na-atụ egwu ya gburugburu na-anapụtakwa ha.
8 Jiri aka gị tulee ma hụkwa na Onyenwe anyị dị mma; onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye nke na-agbaba nʼime ya.
9 Tụọnụ egwu Onyenwe anyị, unu ndị nsọ ya, nʼihi na ọ dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya.
10 Agụụ nwere ike ịgụ ụmụ ọdụm, ike pụkwara ịgwụ ha, ma ihe ọbụla bụ ihe ọma agaghị akọ ndị niile na-achọ Onyenwe anyị.
11 Ụmụ m, bịanụ gee m ntị; aga m ezi unu ihe ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ.
12 Onye ọbụla nʼime unu hụrụ ndụ nʼanya, ma nwee ọchịchọ ihu ọtụtụ ụbọchị ndị dị mma,
13 chezie ire gị ka ọ ghara ikwu ihe ọjọọ, chezikwaa egbugbere ọnụ gị ka ọ gharakwa ịgha ụgha.
14 Site nʼihe ọjọọ wezuga onwe gị ma mee ezi ihe, chọọ udo ma gbasookwa ya.
15 Anya Onyenwe anyị dị nʼahụ ndị ezi omume, ntị ya gheekwa oghe nye mkpu akwa ha;
16 ma ihu Onyenwe anyị na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ, ime ka a hapụ ichetakwa ihe banyere ha nʼụwa.
17 Onyenwe anyị na-anụ olu ndị ezi omume, mgbe ha na-akpọku ya ka o nyere ha aka; ọ na-azọpụtakwa ha site na nsogbu ha niile.
18 Onyenwe anyị na-anọ ndị niile obi ha tiwara etiwa nso, ọ na-anapụta ndị niile olileanya ha gwụrụ.
19 Nsogbu na-adakwasị ndị ezi omume na-adị ukwuu, ma Onyenwe anyị na-anapụta ha site na nsogbu ndị ahụ niile.
20 Ọ na-anapụtakwa ha kpamkpam. Ọ gaghị ekwe ka ọ bụladị otu ọkpụkpụ dị ha nʼahụ gbajie.
21 Ihe ọjọọ ga-eme ka onye ajọ omume nwụọ; ndị na-akpọ onye ezi omume asị ka a ga-ama ikpe ọnwụ.
22 Onyenwe anyị na-agbapụta ndị ohu ya; ọ dịghị onye ọbụla nke na-agbaba nʼime ya a ga-ama ikpe ọnwụ.
Chapter information and study resources

Listen to Psalms 34 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Psalm 34

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Psalm 34. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Psalm 34 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 20 cross-references, 1 Early-Church citation.

Cross-references in Psalm 34 (20)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Psalm 34:1–22 (155 words)
1
  1. אֲבָרֲכָ֣הʾăbārăkâbarak: to kneel; (implication, man toward God) to bless God as an act of adorationH1288
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. בְּכָלbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  5. עֵ֑תʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  6. תָּ֝מִ֗ידtāmîdtamiyd: (properly) continuance (as indefinite extension)H8548
  7. תְּֽהִלָּת֥וֹtĕhillātôthillah: laudation; (specifically, concretely) a hymnH8416
  8. בְּפִֽי׃bĕpîpeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
2
  1. בַּ֭יהוָהbayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  2. תִּתְהַלֵּ֣לtithallēlhalal: to be clear (orig. of sound, but usually of color)H1984
  3. נַפְשִׁ֑יnapšînephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  4. יִשְׁמְע֖וּyišmĕʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  5. עֲנָוִ֣יםʿănāwîm`anav: depressed (figuratively), in mind (gentle) or circumstances (needy, especially saintly)H6035
  6. וְיִשְׂמָֽחוּ׃wĕyiśmāḥûsamach: probably to brighten up, i.e. (figuratively) be (causatively, make) blithe or gleesomeH8055
3
  1. גַּדְּל֣וּgaddĕlûgadal: (properly) to twist; to be large (in various senses, as in body, mind, estate or honor, also in pride)H1431
  2. לַיהוָ֣הlayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. אִתִּ֑יʾittîeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  4. וּנְרוֹמְמָ֖הûnĕrômĕmâruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
  5. שְׁמ֣וֹšĕmôshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  6. יַחְדָּֽו׃yaḥdāwyachad: (properly) a unit, i.e. (adverb) unitedlyH3162
4
  1. דָּרַ֣שְׁתִּיdāraštîdarash: (properly) to tread or frequent; (usually) to follow (for pursuit or search)H1875
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. וְעָנָ֑נִיwĕʿānānî`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  5. וּמִכָּלûmikkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  6. מְ֝גוּרוֹתַ֗יmĕgûrôtaymguwrah: a fright; also a granaryH4035
  7. הִצִּילָֽנִי׃hiṣṣîlānînatsal: to snatch away, whether in a good or a bad senseH5337
5
  1. הִבִּ֣יטוּhibbîṭûnabat: to scan, i.e. look intently at; (by implication) to regard with pleasure, favor or careH5027
  2. אֵלָ֣יוʾēlāywel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. וְנָהָ֑רוּwĕnāhārûnahar: to sparkle, i.e. (figuratively) be cheerfulH5102
  4. וּ֝פְנֵיהֶ֗םûpĕnêhempaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  5. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  6. יֶחְפָּֽרוּ׃yeḥpārûchapher: to blush; (figuratively) to be ashamed, disappointedH2659
6
  1. זֶ֤הzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  2. עָנִ֣יʿānî`aniy: depressed, in mind or circumstances (practically the same as H6035, although the margin constantly disputes...H6041
  3. קָ֭רָאqārāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  4. וַיהוָ֣הwayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. שָׁמֵ֑עַšāmēaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  6. וּמִכָּלûmikkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  7. צָ֝רוֹתָ֗יוṣārôtāywtsarah: tightness (i.e. figuratively, trouble); transitively, a female rivalH6869
  8. הוֹשִׁיעֽוֹ׃hôšîʿôyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
7
  1. חֹנֶ֤הḥōnechanah: (properly) to incline; (by implication) to decline (of the slanting rays of evening)H2583
  2. מַלְאַךְmalʾakmal'ak: a messenger; specifically, of God, i.e. an angel (also a prophet, priest or teacher)H4397
  3. יְהוָ֓הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. סָ֘בִ֤יבsābîbcabiyb: (as noun) a circle, neighbour, or environsH5439
  5. לִֽירֵאָ֗יוlîrēʾāywyare': fearing; morally, reverentH3373
  6. וַֽיְחַלְּצֵֽם׃wayḥallĕṣēmchalats: to pull off; (hence, intensively) to stripH2502
8
  1. טַעֲמ֣וּṭaʿămûta`am: to taste; (figuratively) to perceiveH2938
  2. וּ֭רְאוּûrĕʾûra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  3. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. ט֣וֹבṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  5. יְהוָ֑הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. אַֽשְׁרֵ֥יʾašrêesher: happiness; only in masculine plural construction as interjection, how happy!H835
  7. הַ֝גֶּ֗בֶרhaggebergeber: (properly) a valiant man or warrior; (generally) a person simplyH1397
  8. יֶחֱסֶהyeḥĕsechacah: to flee for protection; (figuratively) to confide inH2620
9
  1. יְר֣אוּyĕrʾûyare': to fear; morally, to revereH3372
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. קְדֹשָׁ֑יוqĕdōšāywqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  5. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  6. אֵ֥יןʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  7. מַ֝חְס֗וֹרmaḥsôrmachcowr: deficiency; (hence) impoverishmentH4270
  8. לִירֵאָֽיו׃lîrēʾāywyare': fearing; morally, reverentH3373
10
  1. כְּ֭פִירִיםkĕpîrîmkphiyr: a village (as covered in by walls); also a young lion (perhaps as covered with a mane)H3715
  2. רָשׁ֣וּrāšûruwsh: to be destituteH7326
  3. וְרָעֵ֑בוּwĕrāʿēbûra`eb: to hungerH7456
  4. וְדֹרְשֵׁ֥יwĕdōrĕšêdarash: (properly) to tread or frequent; (usually) to follow (for pursuit or search)H1875
  5. יְ֝הוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. יַחְסְר֥וּyaḥsĕrûchacer: to lack; (by implication) to fail, want, lessenH2637
  8. כָלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  9. טֽוֹב׃ṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
11
  1. לְֽכוּlĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  2. בָ֭נִיםbānîmben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  3. שִׁמְעוּšimʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  4. לִ֑יlî
  5. יִֽרְאַ֥תyirĕʾatyir'ah: fear (also used as infinitive); morally, reverenceH3374
  6. יְ֝הוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  7. אֲלַמֶּדְכֶֽם׃ʾălammedkemlamad: (properly) to goad; (by implication) to teach (the rod being an Oriental incentive)H3925
12
  1. מִֽיmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  2. הָ֭אִישׁhāʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  3. הֶחָפֵ֣ץheḥāpēṣchaphets: pleased withH2655
  4. חַיִּ֑יםḥayyîmchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  5. אֹהֵ֥בʾōhēbahab: to have affection for (sexually or otherwise)H157
  6. יָ֝מִ֗יםyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  7. לִרְא֥וֹתlirʾôtra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  8. טֽוֹב׃ṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
13
  1. נְצֹ֣רnĕṣōrnatsar: to guard, in a good sense (to protect, maintain, obey, etc.) or a bad one (to conceal, etc.)H5341
  2. לְשׁוֹנְךָ֣lĕšônĕkālashown: the tongue (of man or animals), used literally (as the instrument of licking, eating, or speech), and...H3956
  3. מֵרָ֑עmērāʿra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  4. וּ֝שְׂפָתֶ֗יךָûśĕpātêkāsaphah: the lip (as a natural boundary); (by implication) languageH8193
  5. מִדַּבֵּ֥רmiddabbērdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  6. מִרְמָֽה׃mirmâmirmah: fraudH4820
14
  1. ס֣וּרsûrcuwr: to turn off (literal or figurative)H5493
  2. מֵ֭רָעmēroʿra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  3. וַעֲשֵׂהwaʿăśē`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  4. ט֑וֹבṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  5. בַּקֵּ֖שׁbaqqēšbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  6. שָׁל֣וֹםšālômshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
  7. וְרָדְפֵֽהוּ׃wĕrodpēhûradaph: to run after (usually with hostile intentH7291
15
  1. עֵינֵ֣יʿênê`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  2. יְ֭הוָהyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  4. צַדִּיקִ֑יםṣaddîqîmtsaddiyq: justH6662
  5. וְ֝אָזְנָ֗יוwĕʾoznāywozen: broadness; (concretely) the ear (from its form in man)H241
  6. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. שַׁוְעָתָֽם׃šawʿātāmshav`ah: a hallooingH7775
16
  1. פְּנֵ֣יpĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  2. יְ֭הוָהyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. בְּעֹ֣שֵׂיbĕʿōśê`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  4. רָ֑עrāʿra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  5. לְהַכְרִ֖יתlĕhakrîtkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
  6. מֵאֶ֣רֶץmēʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  7. זִכְרָֽם׃zikrāmzeker: a memento, abstr. recollection (rarely if ever)H2143
17
  1. צָעֲק֣וּṣāʿăqûtsa`aq: to shriek; (by implication) to proclaim (an assembly)H6817
  2. וַיהוָ֣הwayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. שָׁמֵ֑עַšāmēaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  4. וּמִכָּלûmikkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  5. צָ֝רוֹתָ֗םṣārôtāmtsarah: tightness (i.e. figuratively, trouble); transitively, a female rivalH6869
  6. הִצִּילָֽם׃hiṣṣîlāmnatsal: to snatch away, whether in a good or a bad senseH5337
18
  1. קָר֣וֹבqārôbqarowb: near (in place, kindred or time)H7138
  2. יְ֭הוָהyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. לְנִשְׁבְּרֵיlĕnišbĕrêshabar: to burst (literally or figuratively)H7665
  4. לֵ֑בlēbleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  5. וְֽאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. דַּכְּאֵיdakkĕʾêdakka': crushed; (literally) powderH1793
  7. ר֥וּחַrûaḥruwach: wind; by resemblance breath, i.e. a sensible (or even violent) exhalationH7307
  8. יוֹשִֽׁיעַ׃yôšîaʿyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
19
  1. רַ֭בּוֹתrabbôtrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
  2. רָע֣וֹתrāʿôtra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  3. צַדִּ֑יקṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  4. וּ֝מִכֻּלָּ֗םûmikkullāmkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  5. יַצִּילֶ֥נּוּyaṣṣîlennûnatsal: to snatch away, whether in a good or a bad senseH5337
  6. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
20
  1. שֹׁמֵ֥רšōmērshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  2. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  3. עַצְמוֹתָ֑יוʿaṣmôtāyw`etsem: a bone (as strong); by extension, the bodyH6106
  4. אַחַ֥תʾaḥatechad: (properly) united, i.e. one; (as an ordinal) firstH259
  5. מֵ֝הֵ֗נָּהmēhēnnâhennah: themselves (often used emphatic for the copula, also in indirect relation)H2007
  6. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. נִשְׁבָּֽרָה׃nišbārâshabar: to burst (literally or figuratively)H7665
21
  1. תְּמוֹתֵ֣תtĕmôtētmuwth: (literally or figuratively) to die; (causatively) to killH4191
  2. רָשָׁ֣עrāšāʿrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  3. רָעָ֑הrāʿâra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  4. וְשֹׂנְאֵ֖יwĕśōnĕʾêsane': to hate (personally)H8130
  5. צַדִּ֣יקṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  6. יֶאְשָֽׁמוּ׃yeʾšāmûasham: (by implication) to be punished or perishH816
22
  1. פּוֹדֶ֣הpôdepadah: to sever, i.e. ransom; gener. to release, preserveH6299
  2. יְ֭הוָהyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. נֶ֣פֶשׁnepešnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  4. עֲבָדָ֑יוʿăbādāyw`ebed: a servantH5650
  5. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. יֶ֝אְשְׁמ֗וּyeʾšĕmûasham: (by implication) to be punished or perishH816
  7. כָּֽלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  8. הַחֹסִ֥יםhaḥōsîmchacah: to flee for protection; (figuratively) to confide inH2620

View the full Hebrew interlinear for Psalm 34 →

Strong's words in Psalm 34 (6)
Strong's H3068 — יְהוָ֣ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 16 times in Psalm 34.
Strong's H3605 — בְּכָל (bĕkāl)
kol (kole) (or (Jer. 33) n-m. 1. (properly) the whole 2. (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense) [from H3634] KJV: (in) all (manner, (ye)), altogether, any (manner), enough, every (one, place, thing), howsoever, as many as, (no-)thing, ought, whatsoever, (the) whole, whoso(-ever). Root(s): H3634. Appears 8 times in Psalm 34.
Strong's H7451 — מֵרָ֑ע (mērāʿ)
ra` (rah) adj. 1. bad or (as noun) evil (natural or moral) [from H7489] KJV: adversity, affliction, bad, calamity, + displease(-ure), distress, evil((- favouredness), man, thing), + exceedingly, X great, grief(-vous), harm, heavy, hurt(-ful), ill (favoured), + mark, mischief(-vous), misery, naught(-ty), noisome, + not please, sad(-ly), sore, sorrow, trouble, vex, wicked(-ly, -ness, one), worse(-st), wretchedness, wrong. (Incl. feminine raaah; as adjective or noun.). Root(s): H7489. Appears 5 times in Psalm 34.
Strong's H2896 — ט֣וֹב (ṭôb)
towb (tobe) adj. 1. good (as an adjective) in the widest sense 2. used likewise as a noun, both in the masculine and the feminine, the singular and the plural (good, a good or good thing, a good man or woman 3. the good, goods or good things, good men or women), also as an adverb (well) [from H2895] KJV: beautiful, best, better, bountiful, cheerful, at ease, X fair (word), (be in) favour, fine, glad, good (deed, -lier, -liest, -ly, -ness, -s), graciously, joyful, kindly, kindness, liketh (best), loving, merry, X most, pleasant, + pleaseth, pleasure, precious, prosperity, ready, sweet, wealth, welfare, (be) well (-favoured). Root(s): H2895. Appears 4 times in Psalm 34.
Strong's H8085 — יִשְׁמְע֖וּ (yišmĕʿû)
shama` (shaw-mah') v. 1. to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etc 2. causatively, to tell, etc.) [a primitive root] KJV: X attentively, call (gather) together, X carefully, X certainly, consent, consider, be content, declare, X diligently, discern, give ear, (cause to, let, make to) hear(-ken, tell), X indeed, listen, make (a) noise, (be) obedient, obey, perceive, (make a) proclaim(-ation), publish, regard, report, shew (forth), (make a) sound, X surely, tell, understand, whosoever (heareth), witness.. Appears 4 times in Psalm 34.
Strong's H5337 — הִצִּילָֽנִי׃ (hiṣṣîlānî)
natsal (naw-tsal') v. 1. to snatch away, whether in a good or a bad sense [a primitive root] KJV: X at all, defend, deliver (self), escape, X without fail, part, pluck, preserve, recover, rescue, rid, save, spoil, strip, X surely, take (out).. Appears 3 times in Psalm 34.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress