Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Isaiah 43 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Ma ugbu a, nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru, bụ onye kere gị, Jekọb, na onye kpụrụ gị Izrel, “Atụla egwu, nʼihi na agbapụtala m gị. Akpọọla m gị aha, ị bụkwa nke m.
2 Mgbe ị si na mmiri dị omimi na-agafe, aga m anọnyere gị. Mgbe i si na mmiri nke na-ekwo oke okwukwo, agaghị m ekwe ka o bufuo gị. Mgbe ị na-eje ije nʼime ọkụ, ọ gaghị eregbu gị. Ire ọkụ ahụ agakwaghị erepịa gị.
3 Nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke gị, Onye nzọpụta gị, na Onye nsọ nke Izrel. Ewerela m Ijipt na Kush na Seba nye ka ha bụrụ ihe i ji gbara onwe gị.
4 Ebe ị bụ ihe dị oke ọnụahịa nʼanya m, ebe ọ bụkwa na m hụrụ gị nʼanya, aga m ewere ndị mmadụ nye nʼihi ịgbapụta gị. Aga m ebibi ndụ ndị mmadụ nʼihi ichebe gị ndụ.
5 Atụla egwu nʼihi na anọnyeere m gị. Aga m esite nʼọwụwa anyanwụ na nʼọdịda anyanwụ chịkọtaa ụmụ gị.
6 Aga m enyekwa ugwu na ndịda iwu sị ha, ‘Hapụnụ ha ka ha laa, unu egbochikwala ha.’ Hapụnụ ndị m ka ha site nʼala niile dị anya nke nsọtụ ụwa lọghachi,
7 onye ọbụla nke a na-akpọ aha m, onye m kere nʼihi otuto m, onye m kpụrụ, ma meekwa.”
8 Kpọpụtanụ ha, bụ ndị ahụ nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ, ndị nwere ntị ma ha adịghịkwa anụ ihe.
9 Mba niile dị iche iche ezukọtala, mmadụ niile agbakọtakwala. Onye nʼime chi ha kwuru na ihe dị otu a ga-eme, onye kwa kwuru ihe ndị a mere nʼoge gara aga? Ka ha kpọbata ndị akaebe ha izipụta na ihe ha kwuru ziri ezi, ka ndị ọzọ nụ ya ma sị na, “Ọ bụ eziokwu.”
10 “Unu bụ ndị akaebe m,” ka Onyenwe anyị kwupụtara, “bụrụkwa ndị ohu m họpụtara, ka unu mara m, ma kwerekwa na m, ghọtakwa na Mụ onwe m bụ onye ahụ. Ọ dịghị chi a kpụrụ tupu m dịrị, ọ dịkwaghị nke ga-eso m nʼazụ.
11 Mụ, ọ bụ na naanị m, bụ Onyenwe anyị, ọ dịkwaghị onye nzọpụta ọzọ dị ma ewezuga m.
12 Mụ onwe m egosila, zọpụta ma kwupụtakwa ya, mee ka unu nụrụ ya, mụ onwe m, ọ bụghị chi ndị mba ọzọ nọ nʼetiti unu. Unu bụkwa ndị akaebe m, na mụ onwe bụ Chineke,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.
13 “E, site nʼebighị ebi ruo nʼebighị ebi, mụ onwe m bụ Chineke. Ọ dịghị onye pụrụ ịnapụta m ihe m ji nʼaka. Mgbe m rụrụ ọrụ, onye pụrụ ịgbanwe ya?”
14 Nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru, Onye mgbapụta unu na Onye nsọ nke Izrel. “Nʼihi unu, aga m eziga ozi na Babilọn budata ndị Kaldịa niile dịka ndị gbapụrụ agbapụ, nʼime ụgbọ mmiri ahụ niile ha ji anya isi.
15 Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, Onye nsọ gị, onye kere Izrel, Eze unu.”
16 Otu a ka Onyenwe anyị kwuru, bụ onye ahụ kwara ụzọ nʼime osimiri, nke mere ka okporoụzọ dịrị nʼime oke osimiri.
17 Nke na-eme ka ụgbọ ndị agha dị ukwuu, na ịnyịnya pụta, ndị agha na ụsụ ha achịkọtara ọnụ, mee ha ka ha dinaa nʼebe ahụ, ghara ibilitekwa ọzọ, dịka ha bụ ọkụ ogho oriọna e menyụrụ emenyụ.
18 “Chefuonu ihe ndị ahụ niile mere nʼoge gara aga; unu atụgharịkwala uche unu na ha.
19 Kama leenụ anya ihe ọhụrụ nke m na-aga ime. Leenụ ya nʼihi na o bidolarị ịpụta ihe. Ọ ga-abụ na unu adịghị ahụ ya? Nʼihi na ana m akwa okporoụzọ nʼọzara, na-emekwa ka mmiri jupụta nʼala tọgbọrọ nʼefu.
20 Anụ ọhịa niile na-asọpụrụ m, nkịta ọhịa, na enyi nnụnụ niile na-ekele m, nʼihi na emeela m ka mmiri jupụta nʼọzara, meekwa ka isi iyi na-asọ nʼala ebe tọgbọrọ nʼefu, nye ndị nke m ihe ọṅụṅụ, bụ ndị m họpụtara.
21 Ndị m kpụrụ nye onwe m, ka ha kọsaa akụkọ otuto m.
22 “Ma unu akpọkughị m, Jekọb, kama ihe banyere m agwụla gị ike, Izrel.
23 I kpụrụghị atụrụ wetara m maka aja nsure ọkụ, maọbụ jiri aja niile sọpụrụ m. O nweghị mgbe m kwagidere gị ka i wetara m onyinye mkpụrụ ọka, maọbụ mee ka ike gwụ gị site nʼịna gị ụda na-esi isi ụtọ.
24 Unu ewetabereghị m ụda kalamus na-esi isi ụtọ, maọbụ were abụba anụ nke aja unu niile mee ka obi tọọ m ụtọ. Kama ọ bụ naanị mmehie unu ka unu na-ebokwasị m, unu ejirila ajọ omume unu mee ka ike gwụsịa m.
25 “Mụ onwe m, ọ bụ naanị mụ onwe m, bụ onye na-ehichapụ mmehie unu. Ana m emekwa ya nʼihi na ọ dị m mma nʼobi ime ya. Agakwaghị m echeta mmehie unu ọzọ.
26 Chetara m ihe gara aga, ka anyị rụrịta ụka nʼetiti onwe anyị, doo okwu gị nʼusoro igosi na ị bụ onye ikpe na-amaghị.
27 Site na mmalite, nna nna unu ha mehiere megide m. Ndị m dunyere ka ha kuziere unu ihe nupukwara isi megide m.
28 Ya mere, m ji menye ndị a maara aha ha nʼụlọnsọ ihere. Enyefere m Jekọb ka ọ bụrụ onye ewezugara nye mbibi, nyekwa Izrel ka ọ bụrụ ihe mkparị.
Chapter information and study resources

Listen to Isaiah 43 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Isaiah 43

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Isaiah 43. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Isaiah 43 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 27 cross-references, 4 Early-Church citations.

Cross-references in Isaiah 43 (27)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Isaiah 43:1–28 (311 words)
1
  1. וְעַתָּ֞הwĕʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  2. כֹּֽהkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  3. אָמַ֤רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  4. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. בֹּרַאֲךָ֣bōraʾăkābara': (absolutely) to create; (qualified) to cut down (a wood), select, feed (as formative processes)H1254
  6. יַעֲקֹ֔בyaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290
  7. וְיֹצֶרְךָ֖wĕyōṣerkāyatsar: to mould into a form; especially as a potterH3335
  8. יִשְׂרָאֵ֑לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  9. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  10. תִּירָא֙tîrāʾyare': to fear; morally, to revereH3372
  11. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  12. גְאַלְתִּ֔יךָgĕʾaltîkāga'al: to redeem (according to the Oriental law of kinship)H1350
  13. קָרָ֥אתִיqārāʾtîqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  14. בְשִׁמְךָ֖bĕšimkāshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  15. לִיlî
  16. אָֽתָּה׃ʾāttâattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
2
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. תַעֲבֹ֤רtaʿăbōr`abar: to cross overH5674
  3. בַּמַּ֙יִם֙bammayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  4. אִתְּךָʾittĕkāeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  5. אָ֔נִיʾānîaniy: IH589
  6. וּבַנְּהָר֖וֹתûbannĕhārôtnahar: a stream (including the sea; expec. the Nile, Euphrates, etc.)H5104
  7. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. יִשְׁטְפ֑וּךָyišṭĕpûkāshataph: to gush; (by implication) to flood, cleanseH7857
  9. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  10. תֵלֵ֤ךְtēlēkhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  11. בְּמוֹbĕmôbmow: in, with, by, etcH1119
  12. אֵשׁ֙ʾēšesh: fire (literally or figuratively)H784
  13. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  14. תִכָּוֶ֔הtikkāwekavah: (properly) to prick or penetrate; (hence) to blister (as smarting or eating into)H3554
  15. וְלֶהָבָ֖הwĕlehābâlehabah: meaning the same as H3851H3852
  16. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  17. תִבְעַרtibʿarba`ar: to kindle; to consume (by fire or by eating)H1197
3
  1. כִּ֗יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. אֲנִי֙ʾăniyaniy: IH589
  3. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. אֱלֹהֶ֔יךָʾĕlōhêkāelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  5. קְד֥וֹשׁqĕdôšqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  6. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  7. מוֹשִׁיעֶ֑ךָmôšîʿekāyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
  8. נָתַ֤תִּיnātattînathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  9. כָפְרְךָ֙koprĕkākopher: (properly) a cover, i.e. (literally) a village (as covered in)H3724
  10. מִצְרַ֔יִםmiṣrayimMitsrayim: Mitsrajim, i.e. Upper and Lower EgyptH4714
  11. כּ֥וּשׁkûšKuwsh: Cush (or Ethiopia), the name of a son of Ham, and of his territoryH3568
  12. וּסְבָ֖אûsĕbāʾCba': Seba, a son of Cush, and the country settled by himH5434
  13. תַּחְתֶּֽיךָ׃taḥtêkātachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
4
  1. מֵאֲשֶׁ֨רmēʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  2. יָקַ֧רְתָּyāqartāyaqar: (properly) apparently, to be heavy, i.e. (figuratively) valuableH3365
  3. בְעֵינַ֛יbĕʿênay`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  4. נִכְבַּ֖דְתָּnikbadtākabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  5. וַאֲנִ֣יwaʾănîaniy: IH589
  6. אֲהַבְתִּ֑יךָʾăhabtîkāahab: to have affection for (sexually or otherwise)H157
  7. וְאֶתֵּ֤ןwĕʾettēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  8. אָדָם֙ʾādāmadam: ruddy i.e. a human being (an individual or the species, mankind, etc.)H120
  9. תַּחְתֶּ֔יךָtaḥtêkātachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  10. וּלְאֻמִּ֖יםûlĕʾummîmlom: a communityH3816
  11. תַּ֥חַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  12. נַפְשֶֽׁךָ׃napšekānephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
5
  1. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  2. תִּירָ֖אtîrāʾyare': to fear; morally, to revereH3372
  3. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. אִתְּךָʾittĕkāeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  5. אָ֑נִיʾānîaniy: IH589
  6. מִמִּזְרָח֙mimmizrāḥmizrach: sunrise, i.e. the eastH4217
  7. אָבִ֣יאʾābîʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  8. זַרְעֶ֔ךָzarʿekāzera`: seed; (figuratively) fruit, plant, sowing-time, posterityH2233
  9. וּמִֽמַּעֲרָ֖בûmimmaʿărābma`arab: the west (as a region of the evening sun)H4628
  10. אֲקַבְּצֶֽךָּ׃ʾăqabbĕṣekkāqabats: to grasp, i.e. collectH6908
6
  1. אֹמַ֤רʾōmaramar: to say (used with great latitude)H559
  2. לַצָּפוֹן֙laṣṣāpôntsaphown: (properly) hidden, i.e. dark; used only of the north as a quarter (gloomy and unknown)H6828
  3. תֵּ֔נִיtēnînathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  4. וּלְתֵימָ֖ןûlĕtêmānteyman: the south (as being on the right hand of a person facing the east)H8486
  5. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  6. תִּכְלָ֑אִיtiklāʾîkala': to restrict, by act (hold back or in) or word (prohibit)H3607
  7. הָבִ֤יאִיhābîʾîbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  8. בָנַי֙bānayben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  9. מֵרָח֔וֹקmērāḥôqrachowq: remote, literally or figuratively, of place or timeH7350
  10. וּבְנוֹתַ֖יûbĕnôtaybath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  11. מִקְצֵ֥הmiqṣēqatseh: an extremity (used in a great variety of applications and idioms)H7097
  12. הָאָֽרֶץ׃hāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
7
  1. כֹּ֚לkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  2. הַנִּקְרָ֣אhanniqrāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  3. בִשְׁמִ֔יbišmîshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  4. וְלִכְבוֹדִ֖יwĕlikbôdîkabowd: (properly) weight, but only figuratively in a good sense, splendor or copiousnessH3519
  5. בְּרָאתִ֑יוbĕrāʾtîwbara': (absolutely) to create; (qualified) to cut down (a wood), select, feed (as formative processes)H1254
  6. יְצַרְתִּ֖יוyĕṣartîwyatsar: to mould into a form; especially as a potterH3335
  7. אַףʾapaph: meaning accession (used as an adverb or conjunction)H637
  8. עֲשִׂיתִֽיו׃ʿăśîtîw`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
8
  1. הוֹצִ֥יאhôṣîʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  2. עַםʿam`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  3. עִוֵּ֖רʿiwwēr`ivver: blind (literally or figuratively)H5787
  4. וְעֵינַ֣יִםwĕʿênayim`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  5. יֵ֑שׁyēšyesh: entity; used adverbially or as a copula for the substantive verb (H1961)H3426
  6. וְחֵרְשִׁ֖יםwĕḥērĕšîmcheresh: deaf (whether literally or spir.)H2795
  7. וְאָזְנַ֥יִםwĕʾoznayimozen: broadness; (concretely) the ear (from its form in man)H241
9
  1. כָּֽלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  2. הַגּוֹיִ֞םhaggôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  3. נִקְבְּצ֣וּniqbĕṣûqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  4. יַחְדָּ֗וyaḥdāwyachad: (properly) a unit, i.e. (adverb) unitedlyH3162
  5. וְיֵאָֽסְפוּ֙wĕyēʾāsĕpûacaph: to gather for any purpose; (hence) to receive, take awayH622
  6. לְאֻמִּ֔יםlĕʾummîmlom: a communityH3816
  7. מִ֤יmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  8. בָהֶם֙bāhem
  9. יַגִּ֣ידyaggîdnagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
  10. זֹ֔אתzōtzo'th: this (often used adverb)H2063
  11. וְרִֽאשֹׁנ֖וֹתwĕriʾšōnôtri'shown: first, in place, time or rank (as adjective or noun)H7223
  12. יַשְׁמִיעֻ֑נוּyašmîʿunûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  13. יִתְּנ֤וּyittĕnûnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  14. עֵֽדֵיהֶם֙ʿēdêhem`ed: concretely, a witness; abstractly, testimonyH5707
  15. וְיִצְדָּ֔קוּwĕyiṣdāqûtsadaq: to be (causatively, make) right (in a moral or forensic sense)H6663
  16. וְיִשְׁמְע֖וּwĕyišmĕʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  17. וְיֹאמְר֥וּwĕyōʾmĕrûamar: to say (used with great latitude)H559
  18. אֱמֶֽת׃ʾĕmetemeth: stability; (figuratively) certainty, truth, trustworthinessH571
10
  1. אַתֶּ֤םʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  2. עֵדַי֙ʿēday`ed: concretely, a witness; abstractly, testimonyH5707
  3. נְאֻםnĕʾumn'um: an oracleH5002
  4. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. וְעַבְדִּ֖יwĕʿabdî`ebed: a servantH5650
  6. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. בָּחָ֑רְתִּיbāḥārĕttîbachar: (properly) to try; (by implication) selectH977
  8. לְמַ֣עַןlĕmaʿanma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  9. תֵּ֠דְעוּtēdĕʿûyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  10. וְתַאֲמִ֨ינוּwĕtaʾămînûaman: (properly) to build up or support; to foster as a parent or nurseH539
  11. לִ֤יlî
  12. וְתָבִ֙ינוּ֙wĕtābînûbiyn: to separate mentally (or distinguish); (generally) understandH995
  13. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  14. אֲנִ֣יʾănîaniy: IH589
  15. ה֔וּאhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  16. לְפָנַי֙lĕpānaypaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  17. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  18. נ֣וֹצַרnôṣaryatsar: to mould into a form; especially as a potterH3335
  19. אֵ֔לʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  20. וְאַחֲרַ֖יwĕʾaḥărayachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
  21. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  22. יִהְיֶֽה׃yihyehayah: to exist; to be or becomeH1961
11
  1. אָנֹכִ֥יʾānōkîanokiy: IH595
  2. אָנֹכִ֖יʾānōkîanokiy: IH595
  3. יְהוָ֑הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. וְאֵ֥יןwĕʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  5. מִבַּלְעָדַ֖יmibbalʿādaybil`adey: not till; (as preposition or adverb) except, without, besidesH1107
  6. מוֹשִֽׁיעַ׃môšîaʿyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
12
  1. אָנֹכִ֞יʾānōkîanokiy: IH595
  2. הִגַּ֤דְתִּיhiggadtînagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
  3. וְהוֹשַׁ֙עְתִּי֙wĕhôšaʿtiyyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
  4. וְהִשְׁמַ֔עְתִּיwĕhišmaʿtîshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  5. וְאֵ֥יןwĕʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  6. בָּכֶ֖םbākem
  7. זָ֑רzārzuwr: to turn aside (especially for lodging); hence to be a foreigner, strange, profaneH2114
  8. וְאַתֶּ֥םwĕʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  9. עֵדַ֛יʿēday`ed: concretely, a witness; abstractly, testimonyH5707
  10. נְאֻםnĕʾumn'um: an oracleH5002
  11. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  12. וַֽאֲנִיwaʾănîaniy: IH589
  13. אֵֽל׃ʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
13
  1. גַּםgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  2. מִיּוֹם֙miyyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. אֲנִ֣יʾănîaniy: IH589
  4. ה֔וּאhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  5. וְאֵ֥יןwĕʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  6. מִיָּדִ֖יmiyyādîyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  7. מַצִּ֑ילmaṣṣîlnatsal: to snatch away, whether in a good or a bad senseH5337
  8. אֶפְעַ֖לʾepʿalpa`al: to do or make (systematically and habitually), especially to practiseH6466
  9. וּמִ֥יûmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  10. יְשִׁיבֶֽנָּה׃yĕšîbennâshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
14
  1. כֹּֽהkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  2. אָמַ֧רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. יְהוָ֛הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. גֹּאַלְכֶ֖םgōʾalkemga'al: to redeem (according to the Oriental law of kinship)H1350
  5. קְד֣וֹשׁqĕdôšqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  6. יִשְׂרָאֵ֑לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  7. לְמַעַנְכֶ֞םlĕmaʿankemma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  8. שִׁלַּ֣חְתִּיšillaḥtîshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  9. בָבֶ֗לָהbābelâBabel: confusion; Babel (i.e. Babylon), including Babylonia and the Babylonian empireH894
  10. וְהוֹרַדְתִּ֤יwĕhôradtîyarad: to descend; (literally) to go downwardsH3381
  11. בָֽרִיחִים֙bārîḥîmbariyach: a fugitive; the serpent (as fleeing)H1281
  12. כֻּלָּ֔םkullāmkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  13. וְכַשְׂדִּ֖יםwĕkaśdîmKasdiy: into Chaldea), patronymically from H3777 (only in the plural)H3778
  14. בָּאֳנִיּ֥וֹתbāʾŏniyyôtoniyah: a shipH591
  15. רִנָּתָֽם׃rinnātāmrinnah: (properly) a creaking (or shrill sound), i.e. shout (of joy or grief)H7440
15
  1. אֲנִ֥יʾănîaniy: IH589
  2. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. קְדֽוֹשְׁכֶ֑םqĕdôšĕkemqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  4. בּוֹרֵ֥אbôrēʾbara': (absolutely) to create; (qualified) to cut down (a wood), select, feed (as formative processes)H1254
  5. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  6. מַלְכְּכֶֽם׃malkĕkemmelek: a kingH4428
16
  1. כֹּ֚הkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  2. אָמַ֣רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. הַנּוֹתֵ֥ןhannôtēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  5. בַּיָּ֖םbayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  6. דָּ֑רֶךְdārekderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  7. וּבְמַ֥יִםûbĕmayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  8. עַזִּ֖יםʿazzîm`az: strong, vehement, harshH5794
  9. נְתִיבָֽה׃nĕtîbânathiyb: a (beaten) trackH5410
17
  1. הַמּוֹצִ֥יאhammôṣîʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  2. רֶֽכֶבrekebrekeb: a vehicle; (by implication) a teamH7393
  3. וָס֖וּסwāsûscuwc: a horse (as leaping); also a swallow (from its rapid flight)H5483
  4. חַ֣יִלḥayilchayil: probably a force, whether of men, means or other resourcesH2428
  5. וְעִזּ֑וּזwĕʿizzûz`izzuwz: forcible; collectively and concretely, an armyH5808
  6. יַחְדָּ֤וyaḥdāwyachad: (properly) a unit, i.e. (adverb) unitedlyH3162
  7. יִשְׁכְּבוּ֙yiškĕbûshakab: to lie down (for rest, sexual connection, decease or any other purpose)H7901
  8. בַּלbalbal: (properly) a failure; (by implication) nothingH1077
  9. יָק֔וּמוּyāqûmûquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  10. דָּעֲכ֖וּdāʿăkûda`ak: to be extinguished; (figuratively) to expire or be dried upH1846
  11. כַּפִּשְׁתָּ֥הkappištâpishtah: flax; (by implication) a wickH6594
  12. כָבֽוּ׃kābûkabah: to expire or (causatively) to extinguish (fire, light, anger)H3518
18
  1. אַֽלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  2. תִּזְכְּר֖וּtizkĕrûzakar: (properly) to mark (so as to be recognized), i.e. to rememberH2142
  3. רִֽאשֹׁנ֑וֹתriʾšōnôtri'shown: first, in place, time or rank (as adjective or noun)H7223
  4. וְקַדְמֹנִיּ֖וֹתwĕqadmōniyyôtqadmowniy: (of time) anterior or (of place) orientalH6931
  5. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  6. תִּתְבֹּנָֽנוּ׃titbōnānûbiyn: to separate mentally (or distinguish); (generally) understandH995
19
  1. הִנְנִ֨יhinnîhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  2. עֹשֶׂ֤הʿōśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  3. חֲדָשָׁה֙ḥădāšāhchadash: newH2319
  4. עַתָּ֣הʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  5. תִצְמָ֔חtiṣmāḥtsamach: to sprout (transitive or intransitive, literal or figurative)H6779
  6. הֲל֖וֹאhălôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. תֵֽדָע֑וּהָtēdāʿûhāyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  8. אַ֣ףʾapaph: meaning accession (used as an adverb or conjunction)H637
  9. אָשִׂ֤יםʾāśîmsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  10. בַּמִּדְבָּר֙bammidbārmidbar: a pasture (i.e. open field, whither cattle are driven)H4057
  11. דֶּ֔רֶךְderekderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  12. בִּֽישִׁמ֖וֹןbîšimônyshiymown: a desolationH3452
  13. נְהָרֽוֹת׃nĕhārôtnahar: a stream (including the sea; expec. the Nile, Euphrates, etc.)H5104
20
  1. תְּכַבְּדֵ֙נִי֙tĕkabbĕdēniykabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  2. חַיַּ֣תḥayyatchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  3. הַשָּׂדֶ֔הhaśśādesadeh: a field (as flat)H7704
  4. תַּנִּ֖יםtannîmtanniyn: a marine or land monster, i.e. sea-serpent or jackalH8577
  5. וּבְנ֣וֹתûbĕnôtbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  6. יַֽעֲנָ֑הyaʿănâya`anah: an unclean bird, the owl or the ostrich; (literally) "daughter of the owl (or ostrich)"H3284
  7. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  8. נָתַ֨תִּיnātattînathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  9. בַמִּדְבָּ֜רbammidbārmidbar: a pasture (i.e. open field, whither cattle are driven)H4057
  10. מַ֗יִםmayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  11. נְהָרוֹת֙nĕhārôtnahar: a stream (including the sea; expec. the Nile, Euphrates, etc.)H5104
  12. בִּֽישִׁימֹ֔ןbîšîmōnyshiymown: a desolationH3452
  13. לְהַשְׁק֖וֹתlĕhašqôtshaqah: to quaff, i.e. (causatively) to irrigate or furnish a potion toH8248
  14. עַמִּ֥יʿammî`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  15. בְחִירִֽי׃bĕḥîrîbachiyr: selectH972
21
  1. עַםʿam`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  2. זוּ֙zûzuw: this or thatH2098
  3. יָצַ֣רְתִּיyāṣartîyatsar: to mould into a form; especially as a potterH3335
  4. לִ֔יlî
  5. תְּהִלָּתִ֖יtĕhillātîthillah: laudation; (specifically, concretely) a hymnH8416
  6. יְסַפֵּֽרוּ׃yĕsappērûcaphar: (properly) to score with a mark as a tally or recordH5608
22
  1. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. אֹתִ֥יʾōtîeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. קָרָ֖אתָqārāʾtāqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  4. יַֽעֲקֹ֑בyaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290
  5. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  6. יָגַ֥עְתָּyāgaʿtāyaga`: (properly) to gasp; (hence) to be exhausted, to tire, to toilH3021
  7. בִּ֖יbî
  8. יִשְׂרָאֵֽל׃yiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
23
  1. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. הֵבֵ֤יאתָhēbêʾtābow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  3. לִּי֙liy
  4. שֵׂ֣הśēseh: a member of a flock, i.e. a sheep or goatH7716
  5. עֹלֹתֶ֔יךָʿōlōtêkā`olah: a step or (collectively, stairs, as ascending)H5930
  6. וּזְבָחֶ֖יךָûzĕbāḥêkāzebach: (properly) a slaughter, i.e. the flesh of an animalH2077
  7. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. כִבַּדְתָּ֑נִיkibbadtānîkabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  9. לֹ֤אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  10. הֶעֱבַדְתִּ֙יךָ֙heʿĕbadtîkā`abad: to work (in any sense); (by implication) to serve, tillH5647
  11. בְּמִנְחָ֔הbĕminḥâminchah: a donation; euphemistically, tributeH4503
  12. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  13. הוֹגַעְתִּ֖יךָhôgaʿtîkāyaga`: (properly) to gasp; (hence) to be exhausted, to tire, to toilH3021
  14. בִּלְבוֹנָֽה׃bilbônâlbownah: frankincense (from its whiteness or perhaps that of its smoke)H3828
24
  1. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. קָנִ֨יתָqānîtāqanah: to erect, i.e. create; by extension, to procure, especially by purchase (causatively, sell)H7069
  3. לִּ֤יlî
  4. בַכֶּ֙סֶף֙bakkesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  5. קָנֶ֔הqāneqaneh: a reed (as erect)H7070
  6. וְחֵ֥לֶבwĕḥēlebcheleb: fat, whether literally or figuratively; (hence) the richest or choice partH2459
  7. זְבָחֶ֖יךָzĕbāḥêkāzebach: (properly) a slaughter, i.e. the flesh of an animalH2077
  8. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  9. הִרְוִיתָ֑נִיhirwîtānîravah: to slake the thirst (occasionally of other appetites)H7301
  10. אַ֗ךְʾakak: a particle of affirmation, surely; hence (by limitation) onlyH389
  11. הֶעֱבַדְתַּ֙נִי֙heʿĕbadtaniy`abad: to work (in any sense); (by implication) to serve, tillH5647
  12. בְּחַטֹּאותֶ֔יךָbĕḥaṭṭōwtêkāchatta'ah: an offence (sometimes habitual sinfulness), and its penalty, occasion, sacrifice, or expiationH2403
  13. הוֹגַעְתַּ֖נִיhôgaʿtanîyaga`: (properly) to gasp; (hence) to be exhausted, to tire, to toilH3021
  14. בַּעֲוֺנֹתֶֽיךָ׃baʿăwōnōtêkā`avon: perversity, i.e. (moral) evilH5771
25
  1. אָנֹכִ֨יʾānōkîanokiy: IH595
  2. אָנֹכִ֥יʾānōkîanokiy: IH595
  3. ה֛וּאhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  4. מֹחֶ֥הmōḥemachah: (properly) to stroke or rub; (by implication) to eraseH4229
  5. פְשָׁעֶ֖יךָpĕšāʿêkāpesha`: a revolt (national, moral or religious)H6588
  6. לְמַעֲנִ֑יlĕmaʿănîma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  7. וְחַטֹּאתֶ֖יךָwĕḥaṭṭōʾtêkāchatta'ah: an offence (sometimes habitual sinfulness), and its penalty, occasion, sacrifice, or expiationH2403
  8. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  9. אֶזְכֹּֽר׃ʾezkōrzakar: (properly) to mark (so as to be recognized), i.e. to rememberH2142
26
  1. הַזְכִּירֵ֕נִיhazkîrēnîzakar: (properly) to mark (so as to be recognized), i.e. to rememberH2142
  2. נִשָּׁפְטָ֖הniššopṭâshaphat: to judge, i.e. pronounce sentence (for or against)H8199
  3. יָ֑חַדyāḥadyachad: (properly) a unit, i.e. (adverb) unitedlyH3162
  4. סַפֵּ֥רsappērcaphar: (properly) to score with a mark as a tally or recordH5608
  5. אַתָּ֖הʾattâattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  6. לְמַ֥עַןlĕmaʿanma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  7. תִּצְדָּֽק׃tiṣdāqtsadaq: to be (causatively, make) right (in a moral or forensic sense)H6663
27
  1. אָבִ֥יךָʾābîkāab: fatherH1
  2. הָרִאשׁ֖וֹןhāriʾšônri'shown: first, in place, time or rank (as adjective or noun)H7223
  3. חָטָ֑אḥāṭāʾchata': (properly) to miss; (hence, figuratively and generally) to sinH2398
  4. וּמְלִיצֶ֖יךָûmĕlîṣêkāluwts: (properly) to make mouths at, i.e. to scoffH3887
  5. פָּ֥שְׁעוּpāšĕʿûpasha`: to break away (from just authority), i.e. trespass, apostatize, quarrelH6586
28
  1. וַאֲחַלֵּ֖לwaʾăḥallēlchalal: (properly) to bore; (by implication) to wound, to dissolveH2490
  2. שָׂ֣רֵיśārêsar: a head person (of any rank or class)H8269
  3. קֹ֑דֶשׁqōdešqodesh: a sacred place or thing; (abstract, rarely) sanctityH6944
  4. וְאֶתְּנָ֤הwĕʾettĕnânathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  5. לַחֵ֙רֶם֙laḥēremcherem: physical (as shutting in) a net (either literally or figuratively)H2764
  6. יַעֲקֹ֔בyaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290
  7. וְיִשְׂרָאֵ֖לwĕyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  8. לְגִדּוּפִֽים׃lĕgiddûpîmgidduwph: vilificationH1421

View the full Hebrew interlinear for Isaiah 43 →

Strong's words in Isaiah 43 (6)
Strong's H3068 — יְהוָה֙ (yĕhwāh)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 8 times in Isaiah 43.
Strong's H5414 — נָתַ֤תִּי (nātattî)
nathan (naw-than') v. 1. to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.) [a primitive root] KJV: add, apply, appoint, ascribe, assign, X avenge, X be ((healed)), bestow, bring (forth, hither), cast, cause, charge, come, commit, consider, count, + cry, deliver (up), direct, distribute, do, X doubtless, X without fail, fasten, frame, X get, give (forth, over, up), grant, hang (up), X have, X indeed, lay (unto charge, up), (give) leave, lend, let (out), + lie, lift up, make, + O that, occupy, offer, ordain, pay, perform, place, pour, print, X pull , put (forth), recompense, render, requite, restore, send (out), set (forth), shew, shoot forth (up), + sing, + slander, strike, (sub-)mit, suffer, X surely, X take, thrust, trade, turn, utter, + weep, + willingly, + withdraw, + would (to) God, yield.. Appears 7 times in Isaiah 43.
Strong's H3478 — יִשְׂרָאֵ֑ל (yiśrāʾēl)
Yisra'el (yis-raw-ale') n/p. 1. he will rule as God 2. Jisrael, a symbolical name of Jacob 3. (typically) of his posterity [from H8280 and H410] KJV: Israel. Root(s): H8280, H410. Appears 6 times in Isaiah 43.
Strong's H408 — אַל (ʾal)
al (al) adv. 1. (qualified negation) not (used as a deprecative) 2. (as a noun) nothing (used once in Job 24 [a negative particle (akin to H3808)] KJV: nay, neither, + never, no ,nor, not, nothing (worth), rather than. Root(s): H3808. Appears 5 times in Isaiah 43.
Strong's H559 — אָמַ֤ר (ʾāmar)
amar (aw-mar') v. 1. to say (used with great latitude) [a primitive root] KJV: answer, appoint, avouch, bid, boast self, call, certify, challenge, charge, + (at the, give) command(-ment), commune, consider, declare, demand, X desire, determine, X expressly, X indeed, X intend, name, X plainly, promise, publish, report, require, say, speak (against, of), X still, X suppose, talk, tell, term, X that is, X think, use (speech), utter, X verily, X yet.. Appears 5 times in Isaiah 43.
Strong's H595 — אָנֹכִ֥י (ʾānōkî)
anokiy (aw-no-kee') (sometimes {aw-no'-kee}) p/p. 1. I [a primitive pronoun] KJV: I, me, X which.. Appears 5 times in Isaiah 43.

Browse the full Strong's concordance →

What the Early Church wrote about Isaiah 43 (3 additional)
  • “God, the Creator of all, does not desire the death of the sinner, but rather that he return and live... He does not wish to overpower you, but to make you turn and be saved.”

    — Tatian (2nd century) on Isaiah 43:25
  • “And prayer and confession with humility are voluntary acts. Therefore it is enjoined, “First tell your sins, that you may be justified.” What afterwards we shall obtain, and what we shall be, it is not for us to judge.”

    — Clement of Alexandria (3rd century) on Isaiah 43:26
  • ““Remember not,” says he, “the former things, and consider not the things of old. Behold, I will do a new thing.…” There God foretold by the prophet that among the nations, in places that previously had been dry, rivers should afterwards flow plenteously and should provide wate...”

    — Cyprian (3rd century) on Isaiah 43:19

Read the full Ante-Nicene Fathers library →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress