Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Isaiah 10 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Ahụhụ na-adịrị ndị niile na-atụpụta iwu na-ezighị ezi; ndị niile na-atụpụta iwu mmegbu,
2 iji napụ ndị ogbenye ihe ruru ha nakwa ịnapụ ndị m a na-emegbu emegbu ikpe ziri ezi, na-emekwa ka ụmụ nwanyị di ha nwụrụ bụrụ anụ oriri ha na izunara ụmụ na-enweghị nne na nna ihe ha nwere.
3 Gịnị ka unu ga-eme nʼụbọchị m ga-abịa ileta unu? Gịnị ka unu ga-eme nʼụbọchị m ga-eweta ịla nʼiyi, nke ga-esi nʼebe dị anya bịara unu? Onye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka? Ọ bụ ebe ka unu ga-ahapụ akụ unu niile?
4 Mba, ọ dịghị ihe ga-afọdụ; karịa na a ga-egbu unu nʼihu ọgụ, maọbụ dọkpụrụ unu dịka ndị mkpọrọ. Ma nʼagbanyeghị ihe ndị a niile, iwe ya alaghachibeghị azụ, aka ya ka setịpụkwara esetipụ.
5 “Ahụhụ ga-adịrị Asịrịa onye bụ mkpara nke iwe m. Nʼaka ya ka mkpọ nke ọnụma m dị.
6 Ana m ezipu ya imegide mba a na-amaghị Chineke, m na-eziga ya imegide ndị na-akpasu m iwe, ka ha kwakọrọ ihe nkwata nʼagha ha, pụnakwara ha ụfọdụ nʼike, nakwa ịzọtọ ndị ha niile nʼala dịka apịtị nke okporoụzọ.
7 Ma ọ bụghị ihe a ka o zubere, nke a abụghị ihe ọ na-eche nʼobi ya; o zubere ịla ndị m nʼiyi, na ibibi ọtụtụ mba dị iche iche.
8 Ọ sịrị, ‘Ndị ọchịagha m niile ha abụghị ndị eze?’
9 ‘Ọnọdụ Kalno ọ dịghị ka nke Kakemish? Hamat ọ dịghị ka Apad; Sameria ọ dịghịkwa ka Damaskọs?
10 Dịka aka m si chịkọta alaeze dị iche iche nke ọtụtụ arụsị, alaeze dị iche iche nke arụsị apịrị apị ha karịrị nke Jerusalem na Sameria.
11 Ọ bụ na m agaghị emekwa Jerusalem na arụsị ya niile apịrị apị dịka m mere Sameria na arụsị ya niile?’ ”
12 Mgbe Onyenwe anyị rụsịrị ọrụ ya niile megide ugwu Zayọn na Jerusalem, ọ ga-asị, “Aga m ata eze ndị Asịrịa ahụhụ nʼihi nganga nke obi ha, na ịnya isi nke anya mpako ya.
13 Nʼihi na ọ na-asị, “ ‘Ọ bụ site nʼike aka m, ka m ji mee nke a, ọ bụkwa na amamihe m, nʼihi na m nwere nghọta. Ewezugara m oke ala mba niile dị iche iche, apụnara m ha akụ ha niile; dịka onye dị ike, e wedara m ndị eze ha niile nʼokpuru m.
14 Dịka mmadụ si agbatị aka nʼime akwụ nnụnụ, otu a ka m chịkọtara akụnụba mba dị iche iche, dịka mmadụ si achịkọta akwa ahapụrụ ahapụ, otu a ka m chịkọtara mba ụwa niile; Ọ dịghị onye megharịrị otu nku, maọbụ saghee ọnụ ya ime mkpọtụ!’ ”
15 Anyụike ọ ga-anya isi sị na ya dị ukwuu karịa onye na-eji ya awa nkụ, ka ọ bụ mma nkwọ, ọ ga-aja onwe ya karịa onye na-eji ya akpọwa ihe? Dịka a ga-asị na okporo igwe ga-ebuli onye na-eweli ya elu, maọbụ mkpọ ọ ga-efegharị onye na-abụghị osisi.
16 Nʼihi ya, Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-ezitere ndị agha gị mara abụba ihe otiti; ọ ga-akwanye ọkụ nʼokpuru ihe ngosipụta nke ịdị ebube ya dịka ire ọkụ nke na-ere ere.
17 Ìhè nke Izrel, ga-aghọ ọkụ, Onye nsọ ha, ga-aghọkwa ire ọkụ nke ga-ala ihe niile nʼiyi. Nʼotu abalị ka ọ ga-erechapụ ogwu niile na uke niile ọkụ.
18 A ga-ala ịma mma nke oke ọhịa ya na ala ya na-amị ezi mkpụrụ nʼiyi kpamkpam, dịka mgbe ọrịa na-ala mmadụ nʼiyi.
19 Naanị osisi ole na ole ga-afọdụ, ha ga-adị ntakịrị ruo na nwantakịrị nwere ike gụọ ha ọnụ.
20 Nʼụbọchị ahụ, ndị fọdụrụ nʼala Izrel, na ndị fọdụrụ ndụ nʼụlọ Jekọb, agaghịkwa adabere nʼonye ahụ tidara ha, kama ha ga-adabere naanị na Onyenwe anyị, Onye nsọ nke Izrel.
21 Ndị fọdụrụ ga-alọghachi, bụ ndị Nke Jekọb fọdụrụ ga-alọghachikwute Chineke dị ukwuu.
22 Ọ bụ ezie na ndị gị Izrel dị ukwuu dịka aja dị nʼakụkụ osimiri, ọ bụ naanị mmadụ ole na ole ga-alọghachi. A kabiela ịla nʼiyi, nke dị oke ukwuu ya na ezi omume.
23 E, Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ekpebiela na ọ ga-ebibi ala ahụ niile.
24 Ya mere, ihe a ka Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, sịrị, “Unu ndị m, ndị bi na Zayọn, unu atụkwala ndị Asịrịa egwu bụ ndị na-eti unu mkpara igwe, na-ewelikwa mkpọ megide unu dịka ndị Ijipt mere.
25 Nʼoge na-adịghị anya, iwe m ga-adajụ nʼebe unu nọ, ma ọ ga-ebili megide ha, laakwa ha nʼiyi.”
26 Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-eji ụtarị tie ha ihe dịka o sịrị tie ndị Midia ihe na nkume Oreb. Ọ ga-eweli mkpanaka ya nʼelu oke osimiri, ọ ga-eweli ya dịka o mere nʼIjipt.
27 Nʼụbọchị ahụ, aga m eme ka unu nwere onwe unu site nʼebe ndị Asịrịa nọ. Ụdọ igwe ha kenyere unu nʼolu ka m ga-adọbisi, wezuga ibu arọ unu.
28 Ha erutela Ayịat; ugbu a, ha nọ na Migrọn. Ha na-edokọta ngwa agha ha na Mikmash.
29 Lee ka ha na-agabiga ụzọ warawara; ha ekpebiela ịnọ ọnọdụ abalị na Geba! Ndị Rema na-ama jijiji, obodo Gibea nke bụ obodo Sọl agbapụla ọsọ ndụ.
30 Tienụ mkpu akwa unu ada Galim, geenụ ntị unu ndị Laisha! Leenụ ihe na-adanyere gị, gị Anatot!
31 Lee na Madmena nọ nʼọsọ, ndị Gebim na-ezo onwe ha.
32 Ndị iro akwụsịla nʼobodo Nob taa; ha na-atụ ugwu Zayọn na Jerusalem aka, na-ekwere ya nʼisi.
33 Lee Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, ga-eji oke ike gbutuo ngalaba osisi niile. Ọ ga-egbutukwa osisi ndị dị elu, meekwa ka ndị toro ogologo dị ala.
34 Ya onwe ya ga-egbutu ha niile ka e si eji anyụike egbutu osisi dị nʼoke ọhịa. Lebanọn ga-adakwa nʼihu Onye ahụ dị ike dịka osisi dị nʼoke ọhịa si ada.
Chapter information and study resources

Listen to Isaiah 10 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Isaiah 10

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Isaiah 10. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Isaiah 10 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 1 Early-Church citation.

Hebrew interlinear — Isaiah 10:1–34 (406 words)
1
  1. ה֥וֹיhôyhowy: oh!H1945
  2. הַחֹֽקְקִ֖יםhaḥōqĕqîmchaqaq: (properly) to hack, i.e. engrave (Judges 5H2710
  3. חִקְקֵיḥiqqêcheqeq: an enactment, a resolutionH2711
  4. אָ֑וֶןʾāwenaven: (strictly) nothingness; (also) trouble, vanity, wickednessH205
  5. וּֽמְכַתְּבִ֥יםûmĕkattĕbîmkathab: to engrave, carve; (by implication) to write (describe, inscribe, prescribe, subscribe)H3789
  6. עָמָ֖לʿāmāl`amal: toil, i.e. wearing effort; (hence) worry, wheth. of body or mindH5999
  7. כִּתֵּֽבוּ׃kittēbûkathab: to engrave, carve; (by implication) to write (describe, inscribe, prescribe, subscribe)H3789
2
  1. לְהַטּ֤וֹתlĕhaṭṭôtnatah: to stretch or spread out; (by implication) to bend away (including moral deflection)H5186
  2. מִדִּין֙middîndiyn: judgement (the suit, justice, sentence or tribunal)H1779
  3. דַּלִּ֔יםdallîmdal: (properly) dangling; (by implication) weak or thinH1800
  4. וְלִגְזֹ֕לwĕligzōlgazal: to pluck off; specifically to flay, strip or robH1497
  5. מִשְׁפַּ֖טmišpaṭmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  6. עֲנִיֵּ֣יʿăniyyê`aniy: depressed, in mind or circumstances (practically the same as H6035, although the margin constantly disputes...H6041
  7. עַמִּ֑יʿammî`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  8. לִהְי֤וֹתlihyôthayah: to exist; to be or becomeH1961
  9. אַלְמָנוֹת֙ʾalmānôtalmanah: a widow; (also) a desolate placeH490
  10. שְׁלָלָ֔םšĕlālāmshalal: bootyH7998
  11. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. יְתוֹמִ֖יםyĕtômîmyathowm: a bereaved personH3490
  13. יָבֹֽזּוּ׃yābōzzûbazaz: to plunderH962
3
  1. וּמַֽהûmamah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  2. תַּעֲשׂוּ֙taʿăśû`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  3. לְי֣וֹםlĕyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  4. פְּקֻדָּ֔הpĕquddâpquddah: visitation (in many senses, chiefly official)H6486
  5. וּלְשׁוֹאָ֖הûlĕšôʾâshow': a tempest; (by implication) devastationH7722
  6. מִמֶּרְחָ֣קmimmerḥāqmerchaq: remoteness; (concretely) a distant placeH4801
  7. תָּב֑וֹאtābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  8. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  9. מִי֙miymiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  10. תָּנ֣וּסוּtānûsûnuwc: to flit, i.e. vanish away (subside, escapeH5127
  11. לְעֶזְרָ֔הlĕʿezrâ`ezrah: aidH5833
  12. וְאָ֥נָהwĕʾānâan: where?; (hence) whither?, when?H575
  13. תַעַזְב֖וּtaʿazbû`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  14. כְּבוֹדְכֶֽם׃kĕbôdĕkemkabowd: (properly) weight, but only figuratively in a good sense, splendor or copiousnessH3519
4
  1. בִּלְתִּ֤יbiltîbiltiy: (properly) a failure ofH1115
  2. כָרַע֙kāraʿkara`: to bend the knee; (by implication) to sink, to prostrateH3766
  3. תַּ֣חַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  4. אַסִּ֔ירʾassîracciyr: prisonerH616
  5. וְתַ֥חַתwĕtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  6. הֲרוּגִ֖יםhărûgîmharag: to smite with deadly intentH2026
  7. יִפֹּ֑לוּyippōlûnaphal: to fall, in a great variety of applications (intransitive or causative, literal or figurative)H5307
  8. בְּכָלbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  9. זֹאת֙zōtzo'th: this (often used adverb)H2063
  10. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  11. שָׁ֣בšābshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  12. אַפּ֔וֹʾappôaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  13. וְע֖וֹדwĕʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  14. יָד֥וֹyādôyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  15. נְטוּיָֽה׃nĕṭûyânatah: to stretch or spread out; (by implication) to bend away (including moral deflection)H5186
5
  1. ה֥וֹיhôyhowy: oh!H1945
  2. אַשּׁ֖וּרʾaššûrAshshuwr: Ashshur, the second son of ShemH804
  3. שֵׁ֣בֶטšēbeṭshebet: a scion, i.e. (literally) a stick (for punishing, writing, fighting, ruling, walking, etc.) or (figuratively) a...H7626
  4. אַפִּ֑יʾappîaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  5. וּמַטֶּהûmaṭṭematteh: a branch (as extending); (figuratively) a tribeH4294
  6. ה֥וּאhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  7. בְיָדָ֖םbĕyādāmyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  8. זַעְמִֽי׃zaʿmîza`am: strictly froth at the mouth, i.e. (figuratively) fury (especially of God's displeasure with sin)H2195
6
  1. בְּג֤וֹיbĕgôygowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  2. חָנֵף֙ḥānēpchaneph: soiled (i.e. with sin), impiousH2611
  3. אֲשַׁלְּחֶ֔נּוּʾăšallĕḥennûshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  4. וְעַלwĕʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. עַ֥םʿam`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  6. עֶבְרָתִ֖יʿebrātî`ebrah: an outburst of passionH5678
  7. אֲצַוֶּ֑נּוּʾăṣawwennûtsavah: (intensively) to constitute, enjoinH6680
  8. לִשְׁלֹ֤לlišlōlshalal: to drop or strip; (by implication) to plunderH7997
  9. שָׁלָל֙šālālshalal: bootyH7998
  10. וְלָבֹ֣זwĕlābōzbazaz: to plunderH962
  11. בַּ֔זbazbaz: plunderH957
  12. וּלְשׂיּמ֥וֹûlĕśyymôsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  13. מִרְמָ֖סmirmāsmirmac: abasement (the act or the thing)H4823
  14. כְּחֹ֥מֶרkĕḥōmerchomer: (properly) a bubbling up, i.e. of water, a waveH2563
  15. חוּצֽוֹת׃ḥûṣôtchuwts: (properly) separate by a wall, i.e. outside, outdoorsH2351
7
  1. וְהוּא֙wĕhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  2. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. כֵ֣ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  4. יְדַמֶּ֔הyĕdammedamah: to compare; (by implication) to resemble, liken, considerH1819
  5. וּלְבָב֖וֹûlĕbābôlebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
  6. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. כֵ֣ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  8. יַחְשֹׁ֑בyaḥšōbchashab: (properly) to plait or interpenetrate, i.e. (literally) to weave or (gen.) to fabricateH2803
  9. כִּ֚יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  10. לְהַשְׁמִ֣ידlĕhašmîdshamad: to desolateH8045
  11. בִּלְבָב֔וֹbilbābôlebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
  12. וּלְהַכְרִ֥יתûlĕhakrîtkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
  13. גּוֹיִ֖םgôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  14. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  15. מְעָֽט׃mĕʿāṭm`at: a little or few (often adverbial or compar.)H4592
8
  1. כִּ֖יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. יֹאמַ֑רyōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. הֲלֹ֥אhălōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. שָׂרַ֛יśāraysar: a head person (of any rank or class)H8269
  5. יַחְדָּ֖וyaḥdāwyachad: (properly) a unit, i.e. (adverb) unitedlyH3162
  6. מְלָכִֽים׃mĕlākîmmelek: a kingH4428
9
  1. הֲלֹ֥אhălōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. כְּכַרְכְּמִ֖ישׁkĕkarkĕmîšKarkmiysh: Karkemish, a place in SyriaH3751
  3. כַּלְנ֑וֹkalnôKalneh: Calneh or Calno, a place in the Assyrian empireH3641
  4. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  5. לֹ֤אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. כְאַרְפַּד֙kĕʾarpadArpad: spread out; Arpad, a place in SyriaH774
  7. חֲמָ֔תḥămātChamath: walled; Chamath, a place in SyriaH2574
  8. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  9. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  10. כְדַמֶּ֖שֶׂקkĕdammeśeqDammeseq: Damascus, a city of SyriaH1834
  11. שֹׁמְרֽוֹן׃šōmĕrônShomrown: watch-station; Shomeron, a place in IsraelH8111
10
  1. כַּאֲשֶׁר֙kaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  2. מָצְאָ֣הmoṣʾâmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  3. יָדִ֔יyādîyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  4. לְמַמְלְכֹ֖תlĕmamlĕkōtmamlakah: dominion; (abstractly) the estate (rule)H4467
  5. הָאֱלִ֑ילhāʾĕlîleliyl: good for nothing, by anal. vain or vanityH457
  6. וּפְסִ֣ילֵיהֶ֔םûpĕsîlêhempciyl: an idolH6456
  7. מִירֽוּשָׁלִַ֖םmîrûšālaimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
  8. וּמִשֹּׁמְרֽוֹן׃ûmiššōmĕrônShomrown: watch-station; Shomeron, a place in IsraelH8111
11
  1. הֲלֹ֗אhălōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. כַּאֲשֶׁ֥רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. עָשִׂ֛יתִיʿāśîtî`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  4. לְשֹׁמְר֖וֹןlĕšōmĕrônShomrown: watch-station; Shomeron, a place in IsraelH8111
  5. וְלֶאֱלִילֶ֑יהָwĕleʾĕlîlêhāeliyl: good for nothing, by anal. vain or vanityH457
  6. כֵּ֛ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  7. אֶעֱשֶׂ֥הʾeʿĕśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  8. לִירוּשָׁלִַ֖םlîrûšālaimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
  9. וְלַעֲצַבֶּֽיהָ׃wĕlaʿăṣabbêhā`atsab: an (idolatrous) imageH6091
12
  1. וְהָיָ֗הwĕhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  3. יְבַצַּ֤עyĕbaṣṣaʿbatsa`: figuratively, to finish, or (intransitively) stopH1214
  4. אֲדֹנָי֙ʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  5. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  7. מַֽעֲשֵׂ֔הוּmaʿăśēhûma`aseh: an action (good or bad); (generally) a transactionH4639
  8. בְּהַ֥רbĕharhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  9. צִיּ֖וֹןṣiyyônTsiyown: Tsijon (as a permanent capital), a mountain of JerusalemH6726
  10. וּבִירוּשָׁלִָ֑םûbîrûšālāimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
  11. אֶפְקֹ֗דʾepqōdpaqad: to visit (with friendly or hostile intent)H6485
  12. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  13. פְּרִיpĕrîpriy: fruit (literally or figuratively)H6529
  14. גֹ֙דֶל֙gōdelgodel: magnitude (literally or figuratively)H1433
  15. לְבַ֣בlĕbablebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
  16. מֶֽלֶךְmelekmelek: a kingH4428
  17. אַשּׁ֔וּרʾaššûrAshshuwr: Ashshur, the second son of ShemH804
  18. וְעַלwĕʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  19. תִּפְאֶ֖רֶתtipʾerettiph'arah: ornamentH8597
  20. ר֥וּםrûmruwm: (literally) elevation or (figuratively) elationH7312
  21. עֵינָֽיו׃ʿênāyw`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
13
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. אָמַ֗רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. בְּכֹ֤חַbĕkōaḥkoach: vigor, literally (force, in a good or a bad sense) or figuratively (capacity, means, produce)H3581
  4. יָדִי֙yādiyyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  5. עָשִׂ֔יתִיʿāśîtî`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  6. וּבְחָכְמָתִ֖יûbĕḥokmātîchokmah: wisdom (in a good sense)H2451
  7. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  8. נְבֻנ֑וֹתִיnĕbunôtîbiyn: to separate mentally (or distinguish); (generally) understandH995
  9. וְאָסִ֣יר׀wĕʾāsîrcuwr: to turn off (literal or figurative)H5493
  10. גְּבוּלֹ֣תgĕbûlōtgbuwlah: a boundary, regionH1367
  11. עַמִּ֗יםʿammîm`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  12. וַעֲתֽיּדֹתֵיהֶם֙waʿătyydōtêhem`athiyd: prepared; (by implication) skilfulH6264
  13. שׁוֹשֵׂ֔תִיšôśētîshacah: to plunderH8154
  14. וְאוֹרִ֥ידwĕʾôrîdyarad: to descend; (literally) to go downwardsH3381
  15. כַּאבִּ֖ירkaʾbîrabbiyr: mighty (spoken of created beingsH47
  16. יוֹשְׁבִֽים׃yôšĕbîmyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
14
  1. וַתִּמְצָ֨אwattimṣāʾmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  2. כַקֵּ֤ן׀kaqqēnqen: a nest (as fixed), sometimes including the nestlingsH7064
  3. יָדִי֙yādiyyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  4. לְחֵ֣ילlĕḥêlchayil: probably a force, whether of men, means or other resourcesH2428
  5. הָֽעַמִּ֔יםhāʿammîm`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  6. וְכֶאֱסֹף֙wĕkeʾĕsōpacaph: to gather for any purpose; (hence) to receive, take awayH622
  7. בֵּיצִ֣יםbêṣîmbeytsah: an egg (from its whiteness)H1000
  8. עֲזֻב֔וֹתʿăzubôt`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  9. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. הָאָ֖רֶץhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  11. אֲנִ֣יʾănîaniy: IH589
  12. אָסָ֑פְתִּיʾāsāpĕttîacaph: to gather for any purpose; (hence) to receive, take awayH622
  13. וְלֹ֤אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  14. הָיָה֙hāyāhhayah: to exist; to be or becomeH1961
  15. נֹדֵ֣דnōdēdnadad: (properly) to wave to and fro (rarely to flap up and down)H5074
  16. כָּנָ֔ףkānāpkanaph: an edge or extremityH3671
  17. וּפֹצֶ֥הûpōṣepatsah: to rend, i.e. open (especially the mouth)H6475
  18. פֶ֖הpepeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
  19. וּמְצַפְצֵֽף׃ûmĕṣapṣēptsaphaph: to coo or chirp (as a bird)H6850
15
  1. הֲיִתְפָּאֵר֙hăyitpāʾērpa'ar: to gleam, i.e. (causatively) embellish; (figuratively) to boastH6286
  2. הַגַּרְזֶ֔ןhaggarzengarzen: an axeH1631
  3. עַ֖לʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  4. הַחֹצֵ֣בhaḥōṣēbchatsab: to cut or carve (wood, stone or other material)H2672
  5. בּ֑וֹbô
  6. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  7. יִתְגַּדֵּ֤לyitgaddēlgadal: (properly) to twist; to be large (in various senses, as in body, mind, estate or honor, also in pride)H1431
  8. הַמַּשּׂוֹר֙hammaśśôrmassowr: a sawH4883
  9. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  10. מְנִיפ֔וֹmĕnîpônuwph: to quiver (i.e. vibrate up and down, or rock to and fro)H5130
  11. כְּהָנִ֥יףkĕhānîpnuwph: to quiver (i.e. vibrate up and down, or rock to and fro)H5130
  12. שֵׁ֙בֶט֙šēbeṭshebet: a scion, i.e. (literally) a stick (for punishing, writing, fighting, ruling, walking, etc.) or (figuratively) a...H7626
  13. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  14. מְרִימָ֔יוmĕrîmāywruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
  15. כְּהָרִ֥יםkĕhārîmruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
  16. מַטֶּ֖הmaṭṭematteh: a branch (as extending); (figuratively) a tribeH4294
  17. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  18. עֵֽץ׃ʿēṣ`ets: a tree (from its firmness); (hence) wood (plural sticks)H6086
16
  1. לָ֠כֵןlākēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  2. יְשַׁלַּ֨חyĕšallaḥshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  3. הָאָד֜וֹןhāʾādônadown: sovereign, i.e. controller (human or divine)H113
  4. יְהוָ֧הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. צְבָא֛וֹתṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  6. בְּמִשְׁמַנָּ֖יוbĕmišmannāywmashman: fat; (literally and abstractly) fatnessH4924
  7. רָז֑וֹןrāzônrazown: thinnessH7332
  8. וְתַ֧חַתwĕtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  9. כְּבֹד֛וֹkĕbōdôkabowd: (properly) weight, but only figuratively in a good sense, splendor or copiousnessH3519
  10. יֵקַ֥דyēqadyaqad: to burnH3344
  11. יְקֹ֖דyĕqōdyqowd: a burningH3350
  12. כִּיק֥וֹדkîqôdyqowd: a burningH3350
  13. אֵֽשׁ׃ʾēšesh: fire (literally or figuratively)H784
17
  1. וְהָיָ֤הwĕhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. אֽוֹרʾôrowr: illumination; (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.)H216
  3. יִשְׂרָאֵל֙yiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  4. לְאֵ֔שׁlĕʾēšesh: fire (literally or figuratively)H784
  5. וּקְדוֹשׁ֖וֹûqĕdôšôqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  6. לְלֶהָבָ֑הlĕlehābâlehabah: meaning the same as H3851H3852
  7. וּבָעֲרָ֗הûbāʿărâba`ar: to kindle; to consume (by fire or by eating)H1197
  8. וְאָֽכְלָ֛הwĕʾākĕlâakal: to eat (literally or figuratively)H398
  9. שִׁית֥וֹšîtôshayith: scrub or trash, i.e. wild growth of weeds or briers (as if put on the field)H7898
  10. וּשְׁמִיר֖וֹûšĕmîrôshamiyr: a thorn; (from its keenness for scratching) a gem, probably the diamondH8068
  11. בְּי֥וֹםbĕyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  12. אֶחָֽד׃ʾeḥādechad: (properly) united, i.e. one; (as an ordinal) firstH259
18
  1. וּכְב֤וֹדûkĕbôdkabowd: (properly) weight, but only figuratively in a good sense, splendor or copiousnessH3519
  2. יַעְרוֹ֙yaʿrôya`ar: a copse of bushes; (hence) a forestH3293
  3. וְכַרְמִלּ֔וֹwĕkarmillôkarmel: a planted field (garden, orchard, vineyard or park)H3759
  4. מִנֶּ֥פֶשׁminnepešnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  5. וְעַדwĕʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  6. בָּשָׂ֖רbāśārbasar: flesh (from its freshness); by extension, body, personH1320
  7. יְכַלֶּ֑הyĕkallekalah: to end, whether intransitive (to cease, be finished, perish) or transitived (to complete, prepare, consume)H3615
  8. וְהָיָ֖הwĕhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  9. כִּמְסֹ֥סkimsōsmacac: to liquefy; (figuratively) to waste (with disease), to faint (with fatigue, fear or grief)H4549
  10. נֹסֵֽס׃nōsēsnacac: to wane, i.e. be sickH5263
19
  1. וּשְׁאָ֥רûšĕʾārsh'ar: a remainderH7605
  2. עֵ֛ץʿēṣ`ets: a tree (from its firmness); (hence) wood (plural sticks)H6086
  3. יַעְר֖וֹyaʿrôya`ar: a copse of bushes; (hence) a forestH3293
  4. מִסְפָּ֣רmispārmicpar: a number; (definite) arithmetical numberH4557
  5. יִֽהְי֑וּyihĕyûhayah: to exist; to be or becomeH1961
  6. וְנַ֖עַרwĕnaʿarna`ar: (concretely) a boy (as active), from the age of infancy to adolescenceH5288
  7. יִכְתְּבֵֽם׃yiktĕbēmkathab: to engrave, carve; (by implication) to write (describe, inscribe, prescribe, subscribe)H3789
20
  1. וְהָיָ֣ה׀wĕhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. בַּיּ֣וֹםbayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. הַה֗וּאhahûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  4. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. יוֹסִ֨יףyôsîpyacaph: to add or augment (often adverbial, to continue to do a thing)H3254
  6. ע֜וֹדʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  7. שְׁאָ֤רšĕʾārsh'ar: a remainderH7605
  8. יִשְׂרָאֵל֙yiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  9. וּפְלֵיטַ֣תûpĕlêṭatpleytah: deliverance; (concretely) an escaped portionH6413
  10. בֵּֽיתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  11. יַעֲקֹ֔בyaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290
  12. לְהִשָּׁעֵ֖ןlĕhiššāʿēnsha`an: to support one's selfH8172
  13. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  14. מַכֵּ֑הוּmakkēhûnakah: to strike (lightly or severely, literally or figuratively)H5221
  15. וְנִשְׁעַ֗ןwĕnišʿansha`an: to support one's selfH8172
  16. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  17. יְהוָ֛הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  18. קְד֥וֹשׁqĕdôšqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  19. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  20. בֶּאֱמֶֽת׃beʾĕmetemeth: stability; (figuratively) certainty, truth, trustworthinessH571
21
  1. שְׁאָ֥רšĕʾārsh'ar: a remainderH7605
  2. יָשׁ֖וּבyāšûbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  3. שְׁאָ֣רšĕʾārsh'ar: a remainderH7605
  4. יַעֲקֹ֑בyaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290
  5. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  6. אֵ֖לʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  7. גִּבּֽוֹר׃gibbôrgibbowr: powerful; (by implication) a warrior, tyrantH1368
22
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  3. יִהְיֶ֞הyihyehayah: to exist; to be or becomeH1961
  4. עַמְּךָ֤ʿammĕkā`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  5. יִשְׂרָאֵל֙yiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  6. כְּח֣וֹלkĕḥôlchowl: sand (as round or whirling particles)H2344
  7. הַיָּ֔םhayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  8. שְׁאָ֖רšĕʾārsh'ar: a remainderH7605
  9. יָשׁ֣וּבyāšûbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  10. בּ֑וֹbô
  11. כִּלָּי֥וֹןkillāyônkillayown: pining, destructionH3631
  12. חָר֖וּץḥārûṣcharats: (properly) to point sharply, i.e. (literally) to woundH2782
  13. שׁוֹטֵ֥ףšôṭēpshataph: to gush; (by implication) to flood, cleanseH7857
  14. צְדָקָֽה׃ṣĕdāqâtsdaqah: rightness (abstractly), subjectively (rectitude), objectively (justice), morally (virtue) or figuratively...H6666
23
  1. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. כָלָ֖הkālâkalah: a completion; adverb, completelyH3617
  3. וְנֶחֱרָצָ֑הwĕneḥĕrāṣâcharats: (properly) to point sharply, i.e. (literally) to woundH2782
  4. אֲדֹנָ֤יʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  5. יְהוִה֙yĕhwihYhovih: GodH3069
  6. צְבָא֔וֹתṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  7. עֹשֶׂ֖הʿōśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  8. בְּקֶ֥רֶבbĕqerebqereb: (properly) the nearest part, i.e. the center, whether literal, figurative or adverbial (especially with...H7130
  9. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. הָאָֽרֶץ׃hāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
24
  1. לָכֵ֗ןlākēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  2. כֹּֽהkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  3. אָמַ֞רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  4. אֲדֹנָ֤יʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  5. יְהוִה֙yĕhwihYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. צְבָא֔וֹתṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  7. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  8. תִּירָ֥אtîrāʾyare': to fear; morally, to revereH3372
  9. עַמִּ֛יʿammî`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  10. יֹשֵׁ֥בyōšēbyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  11. צִיּ֖וֹןṣiyyônTsiyown: Tsijon (as a permanent capital), a mountain of JerusalemH6726
  12. מֵֽאַשּׁ֑וּרmēʾaššûrAshshuwr: Ashshur, the second son of ShemH804
  13. בַּשֵּׁ֣בֶטbaššēbeṭshebet: a scion, i.e. (literally) a stick (for punishing, writing, fighting, ruling, walking, etc.) or (figuratively) a...H7626
  14. יַכֶּ֔כָּהyakkekkânakah: to strike (lightly or severely, literally or figuratively)H5221
  15. וּמַטֵּ֥הוּûmaṭṭēhûmatteh: a branch (as extending); (figuratively) a tribeH4294
  16. יִשָּֽׂאyiśśāʾnasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  17. עָלֶ֖יךָʿālêkā`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  18. בְּדֶ֥רֶךְbĕderekderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  19. מִצְרָֽיִם׃miṣrāyimMitsrayim: Mitsrajim, i.e. Upper and Lower EgyptH4714
25
  1. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. ע֖וֹדʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  3. מְעַ֣טmĕʿaṭm`at: a little or few (often adverbial or compar.)H4592
  4. מִזְעָ֑רmizʿārmiz`ar: fewness; (by implication as superlative) diminutivenessH4213
  5. וְכָ֣לָהwĕkālâkalah: to end, whether intransitive (to cease, be finished, perish) or transitived (to complete, prepare, consume)H3615
  6. זַ֔עַםzaʿamza`am: strictly froth at the mouth, i.e. (figuratively) fury (especially of God's displeasure with sin)H2195
  7. וְאַפִּ֖יwĕʾappîaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  8. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  9. תַּבְלִיתָֽם׃tablîtāmtabliyth: consumptionH8399
26
  1. וְעוֹרֵ֨רwĕʿôrēr`uwr: to wake (literally or figuratively)H5782
  2. עָלָ֜יוʿālāyw`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. יְהוָ֤הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. צְבָאוֹת֙ṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  5. שׁ֔וֹטšôṭshowt: a lash (literally or figuratively)H7752
  6. כְּמַכַּ֥תkĕmakkatmakkah: a blow (in 2 Chronicles 2; (by implication) a woundH4347
  7. מִדְיָ֖ןmidyānMidyan: Midjan, a son of Abraham; also his country and (collectively) his descendantsH4080
  8. בְּצ֣וּרbĕṣûrtsuwr: (properly) a cliff (or sharp rock, as compressed)H6697
  9. עוֹרֵ֑בʿôrēb`Oreb: Oreb, the name of a Midianite and of the cliff near the JordanH6159
  10. וּמַטֵּ֙הוּ֙ûmaṭṭēhûmatteh: a branch (as extending); (figuratively) a tribeH4294
  11. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  12. הַיָּ֔םhayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  13. וּנְשָׂא֖וֹûnĕśāʾônasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  14. בְּדֶ֥רֶךְbĕderekderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  15. מִצְרָֽיִם׃miṣrāyimMitsrayim: Mitsrajim, i.e. Upper and Lower EgyptH4714
27
  1. וְהָיָ֣ה׀wĕhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. בַּיּ֣וֹםbayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. הַה֗וּאhahûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  4. יָס֤וּרyāsûrcuwr: to turn off (literal or figurative)H5493
  5. סֻבֳּלוֹ֙subbŏlôcobel: a load (figuratively)H5448
  6. מֵעַ֣לmēʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  7. שִׁכְמֶ֔ךָšikmekāshkem: the neck (between the shoulders) as the place of burdensH7926
  8. וְעֻלּ֖וֹwĕʿullô`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  9. מֵעַ֣לmēʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  10. צַוָּארֶ֑ךָṣawwāʾrekātsavva'r: the back of the neck (as that on which burdens are bound)H6677
  11. וְחֻבַּ֥לwĕḥubbalchabal: to wind tightly (as a rope), i.e. to bindH2254
  12. עֹ֖לʿōl`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  13. מִפְּנֵיmippĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  14. שָֽׁמֶן׃šāmenshemen: grease, especially liquid (as from the olive, often perfumed)H8081
28
  1. בָּ֥אbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. עַיַּ֖תʿayyat`Ay: Ai, Aja or Ajath, a place in IsraelH5857
  4. עָבַ֣רʿābar`abar: to cross overH5674
  5. בְּמִגְר֑וֹןbĕmigrônMigrown: precipice; Migron, a place in IsraelH4051
  6. לְמִכְמָ֖שׂlĕmikmāśMikmac: hidden; Mikmas or Mikmash, a place in IsraelH4363
  7. יַפְקִ֥ידyapqîdpaqad: to visit (with friendly or hostile intent)H6485
  8. כֵּלָֽיו׃kēlāywkliy: something prepared, i.e. any apparatus (as an implement, utensil, dress, vessel or weapon)H3627
29
  1. עָֽבְרוּ֙ʿābĕrû`abar: to cross overH5674
  2. מַעְבָּרָ֔הmaʿbārâma`abar: a crossing-place (of a river, a ford; of a mountain, a pass)H4569
  3. גֶּ֖בַעgebaʿGeba`: Geba, a place in IsraelH1387
  4. מָל֣וֹןmālônmalown: a lodgment, i.e. caravanserai or encampmentH4411
  5. לָ֑נוּlānû
  6. חָֽרְדָה֙ḥārĕdāhcharad: to shudder with terror; (hence) to fearH2729
  7. הָֽרָמָ֔הhārāmâRamah: Ramah, the name of four places in IsraelH7414
  8. גִּבְעַ֥תgibʿatGib`ah: Gibah; the name of three places in IsraelH1390
  9. שָׁא֖וּלšāʾûlSha'uwl: asked; Shaul, the name of an Edomite and two IsraelitesH7586
  10. נָֽסָה׃nāsânuwc: to flit, i.e. vanish away (subside, escapeH5127
30
  1. צַהֲלִ֥יṣahălîtsahal: to gleam, i.e. (figuratively) be cheerfulH6670
  2. קוֹלֵ֖ךְqôlēkqowl: a voice or soundH6963
  3. בַּתbatbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  4. גַּלִּ֑יםgallîmGalliym: springs; Gallim, a place in IsraelH1554
  5. הַקְשִׁ֥יבִיhaqšîbîqashab: to prick up the ears, i.e. hearkenH7181
  6. לַ֖יְשָׁהlayšâLayish: Laish, the name of two places in IsraelH3919
  7. עֲנִיָּ֥הʿăniyyâ`aniy: depressed, in mind or circumstances (practically the same as H6035, although the margin constantly disputes...H6041
  8. עֲנָתֽוֹת׃ʿănātôt`Anathowth: Anathoth, the name of two Israelites; also of a place in IsraelH6068
31
  1. נָדְדָ֖הnoddânadad: (properly) to wave to and fro (rarely to flap up and down)H5074
  2. מַדְמֵנָ֑הmadmēnâMadmenah: Madmenah, a place in IsraelH4088
  3. יֹשְׁבֵ֥יyōšĕbêyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  4. הַגֵּבִ֖יםhaggēbîmGebiym: cisterns; Gebim, a place in IsraelH1374
  5. הֵעִֽיזוּ׃hēʿîzû`uwz: to be strong; causatively, to stregthen, i.e. (figuratively) to save (by flight)H5756
32
  1. ע֥וֹדʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  2. הַיּ֖וֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. בְּנֹ֣בbĕnōbNob: fruit; Nob, a place in IsraelH5011
  4. לַֽעֲמֹ֑דlaʿămōd`amad: to stand, in various relations (literal and figurative, intransitive and transitive)H5975
  5. יְנֹפֵ֤ףyĕnōpēpnuwph: to quiver (i.e. vibrate up and down, or rock to and fro)H5130
  6. יָדוֹ֙yādôyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  7. הַ֣רharhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  8. בַּיתbaytbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  9. צִיּ֔וֹןṣiyyônTsiyown: Tsijon (as a permanent capital), a mountain of JerusalemH6726
  10. גִּבְעַ֖תgibʿatgib`ah: a hillockH1389
  11. יְרוּשָׁלִָֽם׃yĕrûšāloimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
33
  1. הִנֵּ֤הhinnēhinneh: lo!H2009
  2. הָאָדוֹן֙hāʾādônadown: sovereign, i.e. controller (human or divine)H113
  3. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. צְבָא֔וֹתṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  5. מְסָעֵ֥ףmĕsāʿēpca`aph: (properly) to divide up; but used only as denominative from H5585, to disbranch (a tree)H5586
  6. פֻּארָ֖הpuʾrâp'orah: (properly) ornamentation, i.e. (plural) foliage (including the limbs) as bright greenH6288
  7. בְּמַעֲרָצָ֑הbĕmaʿărāṣâma`aratsah: violenceH4637
  8. וְרָמֵ֤יwĕrāmêruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
  9. הַקּוֹמָה֙haqqômāhqowmah: heightH6967
  10. גְּדוּעִ֔יםgĕdûʿîmgada`: to fell a tree; (generally) to destroy anythingH1438
  11. וְהַגְּבֹהִ֖יםwĕhaggĕbōhîmgaboahh: elevated (or elated), powerful, arrogantH1364
  12. יִשְׁפָּֽלוּ׃yišpālûshaphel: to depress or sink (expec. figuratively, to humiliate, intransitive or transitive)H8213
34
  1. וְנִקַּ֛ףwĕniqqapnaqaph: to strike with more or less violence (beat, fell, corrode)H5362
  2. סִֽבְכֵ֥יsibĕkêcbak: thick(-et)H5442
  3. הַיַּ֖עַרhayyaʿarya`ar: a copse of bushes; (hence) a forestH3293
  4. בַּבַּרְזֶ֑לbabbarzelbarzel: iron (as cutting); by extension, an iron implementH1270
  5. וְהַלְּבָנ֖וֹןwĕhallĕbānônLbanown: (the) white mountain (from its snow); Lebanon, a mountain range in IsraelH3844
  6. בְּאַדִּ֥ירbĕʾaddîraddiyr: wide; (generally) largeH117
  7. יִפּֽוֹל׃yippôlnaphal: to fall, in a great variety of applications (intransitive or causative, literal or figurative)H5307

View the full Hebrew interlinear for Isaiah 10 →

Strong's words in Isaiah 10 (6)
Strong's H1961 — לִהְי֤וֹת (lihyôt)
hayah (haw-yaw) v. 1. to exist 2. to be or become 3. to come into being, i.e. to happen, to occur (always emphatic, and not a mere copula or auxiliary) [a primitive root] KJV: beacon, X altogether, be. Appears 9 times in Isaiah 10.
Strong's H3027 — יָד֥וֹ (yādô)
yad (yawd) n-f. 1. a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one) 2. used (as noun, adverb, etc.) in a great variety of applications, both literally and figuratively, both proximate and remote (as follows) [a primitive word] KJV: (+ be) able, X about, + armholes, at, axletree, because of, beside, border, X bounty, + broad, (broken-)handed, X by, charge, coast, + consecrate, + creditor, custody, debt, dominion, X enough, + fellowship, force, X from, hand(-staves, -y work), X he, himself, X in, labour, + large, ledge, (left-)handed, means, X mine, ministry, near, X of, X order, ordinance, X our, parts, pain, power, X presumptuously, service, side, sore, state, stay, draw with strength, stroke, + swear, terror, X thee, X by them, X themselves, X thine own, X thou, through, X throwing, + thumb, times, X to, X under, X us, X wait on, (way-)side, where, + wide, X with (him, me, you), work, + yield, X yourselves. See also: H3709. Appears 6 times in Isaiah 10.
Strong's H5971 — עַמִּ֑י (ʿammî)
`am (am) n-m. 1. a people (as a congregated unit) 2. specifically, a tribe (as those of Israel) 3. hence (collectively) troops or attendants 4. (figuratively) a flock [from H6004] KJV: folk, men, nation, people. Root(s): H6004. Appears 6 times in Isaiah 10.
Strong's H3068 — יְהוָ֧ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 5 times in Isaiah 10.
Strong's H3117 — לְי֣וֹם (lĕyôm)
yowm (yome) n-m. 1. a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or figurative (a space of time defined by an associated term), (often used adverb) [from an unused root meaning to be hot] KJV: age, + always, + chronicals, continually(-ance), daily, ((birth-), each, to) day, (now a, two) days (agone), + elder, X end, + evening, + (for) ever(-lasting, -more), X full, life, as (so) long as (... live), (even) now, + old, + outlived, + perpetually, presently, + remaineth, X required, season, X since, space, then, (process of) time, + as at other times, + in trouble, weather, (as) when, (a, the, within a) while (that), X whole (+ age), (full) year(-ly), + younger.. Appears 5 times in Isaiah 10.
Strong's H3651 — כֵ֣ן (kēn)
ken (kane) adj. 1. (properly) set upright 2. hence (figuratively as adjective) just 3. but usually (as adverb or conjunction) rightly or so (in various applications to manner, time and relation 4. often with other particles) [from H3559] KJV: + after that (this, -ward, -wards), as ... as, + (for-)asmuch as yet, + be (for which) cause, + following, howbeit, in (the) like (manner, -wise), X the more, right, (even) so, state, straightway, such (thing), surely, + there (where)-fore, this, thus, true, well, X you. Root(s): H3559. Appears 5 times in Isaiah 10.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress