Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Isaiah 49 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Geenụ m ntị, unu niile ndị bi nʼala mmiri gbara gburugburu, nụrụkwanụ nke a, unu ndị nọ na mba dị anya. Onyenwe anyị kpọrọ m tupu amụọ m. Ọ kpọrọ m aha m mgbe m ka nọ nʼime afọ nne m.
2 O mere ka okwu sị m nʼọnụ dịrị nkọ dịka mma agha. O zobere m nʼaka ya kpuchie m. O mere m ka m dịrị ka àkụ dị nkọ nke o zoro nʼime akpa àkụ ya.
3 Ọ sịrị m, “Ị bụ ohu m, Izrel. Ọ bụkwa site na gị ka m ga-eji gosi ịma mma na ike m.”
4 Ma mụ onwe m sịrị, “Ọ bụ nʼefu ka m dọgburu onwe m nʼọrụ. Etufuola m ike m niile nʼihi ihe na-abụghị ihe. Ma ihe ruru m dị nʼaka Onyenwe anyị, ụgwọ ọrụ m dịkwa nʼaka Chineke m.”
5 Ma ugbu a Onyenwe anyị na-asị, Onye ahụ kpụrụ m nʼafọ nne m ka m bụrụ onye na-ejere ya ozi; ka ọ kpọghachite Jekọb nye ya ka achịkọtakwa ndị Izrel nyekwa ya onwe ya, nʼihi na-abụ m onye nsọpụrụ dịrị nʼanya Onyenwe anyị, Chineke m aghọkwaarala m ike m.
6 Ọ sịrị, “Ọ bụ ihe dị nta karịa, gị ị bụrụ m ohu, ịkpọghachita ebo niile nke Jekọb na ịkpọghachita ndị Izrel ndị m chebere. Aga m emekwa ka ị bụrụ ìhè nye ndị mba ọzọ, ka nzọpụta m site nʼaka gị ruo ndị bi na nsọtụ ụwa niile.”
7 Nke a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru, Onye mgbapụta na Onye nsọ Izrel na-agwa onye ahụ a na-elelị anya, onye ahụ mba kpọrọ ihe arụ, e, onye ahụ ndị na-achị achị mere ka ọ ghọọ ohu ha, “Ndị eze ga-eguzo ọtọ mgbe ị na-agafe. Ndịisi na-achị achị ga-akpọ isiala nye gị, nʼihi na Onyenwe anyị, Onye kwesiri ntụkwasị obi, Onye nsọ Izrel, ahọpụtala gị.”
8 Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu: “Nʼoge amara m, aga m aza unu, nʼụbọchị nzọpụta aga m enyere unu aka. Aga m echebe unu, mee ka unu bụrụ ọgbụgba ndụ nye ndị mmadụ, iweghachite ala ahụ na ikegharịkwa ihe nketa ya nke tọgbọrọ nʼefu;
9 na-asị ndị mkpọrọ, ‘Pụtanụ,’ na-asịkwa ndị nọ nʼọchịchịrị, ‘Pụtanụ nʼihe.’ “Ha ga-adịkwa ka atụrụ m, nọọ nʼakụkụ ụzọ, ndị na-ata ahịhịa nʼebe ịta nri nke ahịhịa ndụ, nʼakụkụ ugwu nta niile.
10 Agụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghị akpọkwa ha nkụ. Oke anwụ otiti nke ọzara agaghị acha ha ọzọ. Nʼihi na Onyenwe anyị ga-esite nʼobi ebere ya duo ha nʼakụkụ isi iyi jupụtara na mmiri.
11 Aga m emekwa ka ugwu ukwu niile ghọọ okporoụzọ, meekwa ka okporoụzọ niile guzozie.
12 Lee, ndị m ga-alọghachi, ha ga-esitekwa nʼebe dị anya, ụfọdụ ga-esite nʼugwu, ụfọdụ nʼọdịda anyanwụ, ndị ọzọ ga-esite na mpaghara Aswan.”
13 Tienụ mkpu ọṅụ, eluigwe niile; ka ụwa ṅụrịa ọṅụ. Ugwu ukwu niile, bụọnụ abụ, nʼihi na Onyenwe anyị akasịela ndị ya obi. Ọ ga-enwekwa obi ebere nʼihi iru ụjụ ha.
14 Ma Zayọn sịrị, “Onyenwe anyị agbakụtala m azụ; Onyenwe m echefuola m.”
15 “Nwanyị ọ pụrụ ichezọ nwa ya na-aṅụ ara, hapụ inwe obi ebere nʼahụ nwa si nʼafọ ya? Eleghị anya ọ pụrụ ichezọ, ma agaghị m echezọ unu.
16 Lee, edeela m aha gị nʼọbụaka m, nʼihu m kwa ka m debere foto mgbidi gị nke ga-adịgide.
17 Ụmụ gị emeela ngwangwa lọghachite, ndị ahụ mere ka ị tọgbọrọ nʼefu ga-esi nʼime gị pụọ.
18 Welie anya gị abụọ lee gburugburu, legharịa anya, ụmụ gị niile na-ezukọta na-alọghachikwute gị. Dịka m na-adị ndụ,” ka Onyenwe anyị kwubiri. “Ị ga-eyi ha niile dịka ọla ịchọ mma, ị ga-ekekwa ha dịka nwanyị a na-alụ ọhụrụ si eme.
19 “Ọ bụ ezie na e bibiri gị, mee ka ị tọgbọrọ nʼefu, ala gị abụrụ nkpọnkpọ ebe, ma ugbu a, ị gaghị ezuru ndị gị, otu a kwa, ndị ahụ ripịara gị ga-anọ gị nʼebe dị anya.
20 Ụmụ niile a mụrụ nʼoge ọnwụ gbabara gị aka, ga-asịkwa na ntị gị, ‘Ebe a dịrị anyị oke ntakịrị, nye anyị ebe sara mbara karịa nke anyị ga-ebi nʼime ya.’
21 Mgbe ahụ, ị ga-eche nʼime onwe gị sị, ‘Onye mụtaara m ọtụtụ ụmụ ndị a niile? A dịrị m ka nwanyị na-amụghị nwa maọbụ onye ụmụ ya nwụchara. Onye ajụrụ ajụ na nke e mere ka ọ gaa biri nʼala ọzọ. Mụ onwe m fọdụrụ, naanị m. Onye kwa mụụrụ m ụmụ ndị a? Onye zụlitere ha?’ ”
22 Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, “Lee, aga m akpọku ndị mba ọzọ, weliere ha ọkọlọtọ m, ha ga-ekulatara gị ụmụ gị ndị ikom nʼaka ha. Ụmụ ndị inyom ka ha ga-ekukwasị nʼubu ha kulatakwa ha.
23 Ndị eze ga-abụkwa ndị nna na-azụ ụmụ gị, ndị eze nwanyị ha ga-abụkwa ndị inyom na-enye ụmụ gị ara. Ha ga-akpọ isiala nye gị, rachakwaa aja dị nʼụkwụ gị abụọ. Mgbe ahụ, ị ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, matakwa na ihere agaghị eme ndị niile na-ele anya inyeaka m.”
24 A ga-anara dike nʼagha ihe ọ lụtara nʼagha, maọbụ zọpụta ndị a dọọrọ nʼagha site nʼaka onye afọ tara mmiri?
25 Ma otu a ka Onyenwe anyị sịrị, “Nʼezie, a ga-esi nʼaka ndị bụ dike nʼagha pụnara ha ndị ha dọtara nʼagha. A ga-esitekwa nʼaka onye na-akpa ike napụta ya ihe ọ dọtara nʼagha. Nʼihi na aga m ebuso ha agha bụ ndị niile na-ebuso gị agha. Aga m anapụtakwa ụmụ gị.
26 Aga m eme ka ndị na-akpagbu gị rie anụ ahụ onwe ha; ha ga-aṅụ ọbara onwe ha ṅụbiga ya oke, dịka mmanya. Mgbe ahụ, ihe niile bụ mmadụ nʼụwa ga-amata, na mụ onwe m Onyenwe anyị, bụ Onye na-azọpụta gị, Onye mgbapụta gị, na Onye dị ike nke Jekọb.”
Chapter information and study resources

Listen to Isaiah 49 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Isaiah 49

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Isaiah 49. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Isaiah 49 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 2 Early-Church citations.

Hebrew interlinear — Isaiah 49:1–26 (363 words)
1
  1. שִׁמְע֤וּšimʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  2. אִיִּים֙ʾiyyîmiy: (properly) a habitable spot (as desirable)H339
  3. אֵלַ֔יʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  4. וְהַקְשִׁ֥יבוּwĕhaqšîbûqashab: to prick up the ears, i.e. hearkenH7181
  5. לְאֻמִּ֖יםlĕʾummîmlom: a communityH3816
  6. מֵרָח֑וֹקmērāḥôqrachowq: remote, literally or figuratively, of place or timeH7350
  7. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  8. מִבֶּ֣טֶןmibbeṭenbeten: the belly, especially the womb; also the bosom or body of anythingH990
  9. קְרָאָ֔נִיqĕrāʾānîqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  10. מִמְּעֵ֥יmimmĕʿême`ah: used only in plural the intestines, or (collectively) the abdomen, figuratively, sympathyH4578
  11. אִמִּ֖יʾimmîem: a mother (as the bond of the family); in a wide sense (both literally and figuratively (like H0001H517
  12. הִזְכִּ֥ירhizkîrzakar: (properly) to mark (so as to be recognized), i.e. to rememberH2142
  13. שְׁמִֽי׃šĕmîshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
2
  1. וַיָּ֤שֶׂםwayyāśemsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  2. פִּי֙piypeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
  3. כְּחֶ֣רֶבkĕḥerebchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
  4. חַדָּ֔הḥaddâchad: sharpH2299
  5. בְּצֵ֥לbĕṣēltsel: shade, whether literal or figurativeH6738
  6. יָד֖וֹyādôyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  7. הֶחְבִּיאָ֑נִיheḥbîʾānîchaba': to secreteH2244
  8. וַיְשִׂימֵ֙נִי֙wayśîmēniysuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  9. לְחֵ֣ץlĕḥēṣchets: (properly) a piercer, i.e. an arrow; (by implication) a woundH2671
  10. בָּר֔וּרbārûrbarar: to clarify (i.e. brighten), examine, selectH1305
  11. בְּאַשְׁפָּת֖וֹbĕʾašpātôashpah: a quiver or arrow-caseH827
  12. הִסְתִּירָֽנִי׃histîrānîcathar: to hide (by covering), literally or figurativelyH5641
3
  1. וַיֹּ֥אמֶרwayyōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  2. לִ֖יlî
  3. עַבְדִּיʿabdî`ebed: a servantH5650
  4. אָ֑תָּהʾāttâattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  5. יִשְׂרָאֵ֕לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  6. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. בְּךָ֖bĕkā
  8. אֶתְפָּאָֽר׃ʾetpāʾārpa'ar: to gleam, i.e. (causatively) embellish; (figuratively) to boastH6286
4
  1. וַאֲנִ֤יwaʾănîaniy: IH589
  2. אָמַ֙רְתִּי֙ʾāmartiyamar: to say (used with great latitude)H559
  3. לְרִ֣יקlĕrîqriyq: emptiness; (figuratively) a worthless thingH7385
  4. יָגַ֔עְתִּיyāgaʿtîyaga`: (properly) to gasp; (hence) to be exhausted, to tire, to toilH3021
  5. לְתֹ֥הוּlĕtōhûtohuw: a desolation (of surface), i.e. desert; (figuratively) a worthless thingH8414
  6. וְהֶ֖בֶלwĕhebelhebel: emptiness or vanity; (figuratively) something transitory and unsatisfactoryH1892
  7. כֹּחִ֣יkōḥîkoach: vigor, literally (force, in a good or a bad sense) or figuratively (capacity, means, produce)H3581
  8. כִלֵּ֑יתִיkillêtîkalah: to end, whether intransitive (to cease, be finished, perish) or transitived (to complete, prepare, consume)H3615
  9. אָכֵן֙ʾākēnaken: firmly; (figuratively) surelyH403
  10. מִשְׁפָּטִ֣יmišpāṭîmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  11. אֶתʾeteth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  12. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  13. וּפְעֻלָּתִ֖יûpĕʿullātîp`ullah: (abstractly) workH6468
  14. אֶתʾeteth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  15. אֱלֹהָֽי׃ʾĕlōhāyelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
5
  1. וְעַתָּ֣ה׀wĕʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  2. אָמַ֣רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. יְהוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. יוֹצְרִ֤יyôṣĕrîyatsar: to mould into a form; especially as a potterH3335
  5. מִבֶּ֙טֶן֙mibbeṭenbeten: the belly, especially the womb; also the bosom or body of anythingH990
  6. לְעֶ֣בֶדlĕʿebed`ebed: a servantH5650
  7. ל֔וֹlô
  8. לְשׁוֹבֵ֤בlĕšôbēbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  9. יַֽעֲקֹב֙yaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290
  10. אֵלָ֔יוʾēlāywel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  11. וְיִשְׂרָאֵ֖לwĕyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  12. ל֣אֹlʾōlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  13. יֵאָסֵ֑ףyēʾāsēpacaph: to gather for any purpose; (hence) to receive, take awayH622
  14. וְאֶכָּבֵד֙wĕʾekkābēdkabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  15. בְּעֵינֵ֣יbĕʿênê`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  16. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  17. וֵאלֹהַ֖יwēʾlōhayelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  18. הָיָ֥הhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  19. עֻזִּֽי׃ʿuzzî`oz: strength in various applications (force, security, majesty, praise)H5797
6
  1. וַיֹּ֗אמֶרwayyōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  2. נָקֵ֨לnāqēlqalal: to be (causatively, make) light, literally (swift, small, sharp, etc.) or figuratively (easy, trifling, vile...H7043
  3. מִֽהְיוֹתְךָ֥mihĕyôtĕkāhayah: to exist; to be or becomeH1961
  4. לִי֙liy
  5. עֶ֔בֶדʿebed`ebed: a servantH5650
  6. לְהָקִים֙lĕhāqîmquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  7. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  8. שִׁבְטֵ֣יšibṭêshebet: a scion, i.e. (literally) a stick (for punishing, writing, fighting, ruling, walking, etc.) or (figuratively) a...H7626
  9. יַעֲקֹ֔בyaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290
  10. וּנְציּרֵ֥יûnĕṣyyrênatsiyr: (properly) conservative; but used passively, deliveredH5336
  11. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  12. לְהָשִׁ֑יבlĕhāšîbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  13. וּנְתַתִּ֙יךָ֙ûnĕtattîkānathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  14. לְא֣וֹרlĕʾôrowr: illumination; (concretely) luminary (in every sense, including lightning, happiness, etc.)H216
  15. גּוֹיִ֔םgôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  16. לִֽהְי֥וֹתlihĕyôthayah: to exist; to be or becomeH1961
  17. יְשׁוּעָתִ֖יyĕšûʿātîyshuw`ah: something saved, i.e. (abstractly) deliveranceH3444
  18. עַדʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  19. קְצֵ֥הqĕṣēqatseh: an extremity (used in a great variety of applications and idioms)H7097
  20. הָאָֽרֶץ׃hāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
7
  1. כֹּ֣הkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  2. אָֽמַרʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. יְהוָה֩yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. גֹּאֵ֨לgōʾēlga'al: to redeem (according to the Oriental law of kinship)H1350
  5. יִשְׂרָאֵ֜לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  6. קְדוֹשׁ֗וֹqĕdôšôqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  7. לִבְזֹהlibzōbazoh: scornedH960
  8. נֶ֜פֶשׁnepešnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  9. לִמְתָ֤עֵֽבlimtāʿēbta`ab: to loathe, i.e. (morally) detestH8581
  10. גּוֹי֙gôygowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  11. לְעֶ֣בֶדlĕʿebed`ebed: a servantH5650
  12. מֹשְׁלִ֔יםmōšĕlîmmashal: to ruleH4910
  13. מְלָכִים֙mĕlākîmmelek: a kingH4428
  14. יִרְא֣וּyirʾûra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  15. וָקָ֔מוּwāqāmûquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  16. שָׂרִ֖יםśārîmsar: a head person (of any rank or class)H8269
  17. וְיִֽשְׁתַּחֲוּ֑וּwĕyišĕttaḥăwwûshachah: to depress, i.e. prostrate (especially reflexive, in homage to royalty or God)H7812
  18. לְמַ֤עַןlĕmaʿanma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  19. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  20. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  21. נֶאֱמָ֔ןneʾĕmānaman: (properly) to build up or support; to foster as a parent or nurseH539
  22. קְדֹ֥שׁqĕdōšqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  23. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  24. וַיִּבְחָרֶֽךָּ׃wayyibḥārekkābachar: (properly) to try; (by implication) selectH977
8
  1. כֹּ֣ה׀kōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  2. אָמַ֣רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. יְהוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. בְּעֵ֤תbĕʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  5. רָצוֹן֙rāṣônratsown: delight (especially as shown)H7522
  6. עֲנִיתִ֔יךָʿănîtîkā`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  7. וּבְי֥וֹםûbĕyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  8. יְשׁוּעָ֖הyĕšûʿâyshuw`ah: something saved, i.e. (abstractly) deliveranceH3444
  9. עֲזַרְתִּ֑יךָʿăzartîkā`azar: to surround, i.e. protect or aidH5826
  10. וְאֶצָּרְךָ֗wĕʾeṣṣorkānatsar: to guard, in a good sense (to protect, maintain, obey, etc.) or a bad one (to conceal, etc.)H5341
  11. וְאֶתֶּנְךָ֙wĕʾettenkānathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  12. לִבְרִ֣יתlibrîtbriyth: a compact (because made by passing between pieces of flesh)H1285
  13. עָ֔םʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  14. לְהָקִ֣יםlĕhāqîmquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  15. אֶ֔רֶץʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  16. לְהַנְחִ֖ילlĕhanḥîlnachal: to inherit (as a (figurative) mode of descent)H5157
  17. נְחָל֥וֹתnĕḥālôtnachalah: (properly) something inherited; (abstractly) occupancyH5159
  18. שֹׁמֵמֽוֹת׃šōmēmôtshamem: to stun (or intransitively, grow numb), i.e. devastate or (figuratively) stupefy (both usually in a passive...H8074
9
  1. לֵאמֹ֤רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  2. לַֽאֲסוּרִים֙laʾăsûrîmacar: to yoke or hitch; by analogy, to fasten in any sense, to join battleH631
  3. צֵ֔אוּṣēʾûyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  4. לַאֲשֶׁ֥רlaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. בַּחֹ֖שֶׁךְbaḥōšekchoshek: the dark; hence (literally) darknessH2822
  6. הִגָּל֑וּhiggālûgalah: to denude (especially in a disgraceful sense)H1540
  7. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  8. דְּרָכִ֣יםdĕrākîmderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  9. יִרְע֔וּyirʿûra`ah: to tend a flock i.e. pasture it; (intransitively, literally or figuratively) to grazeH7462
  10. וּבְכָלûbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. שְׁפָיִ֖יםšĕpāyîmshphiy: bareness; (concretely) a bare hill or plainH8205
  12. מַרְעִיתָֽם׃marʿîtāmmir`iyth: pasturage; (concretely) a flockH4830
10
  1. לֹ֤אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. יִרְעָ֙בוּ֙yirʿābûra`eb: to hungerH7456
  3. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. יִצְמָ֔אוּyiṣmāʾûtsame': to thirst (literally or figuratively)H6770
  5. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. יַכֵּ֥םyakkēmnakah: to strike (lightly or severely, literally or figuratively)H5221
  7. שָׁרָ֖בšārābsharab: quivering glow (of the air), expec. the mirageH8273
  8. וָשָׁ֑מֶשׁwāšāmešshemesh: the sun; (by implication) the eastH8121
  9. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  10. מְרַחֲמָ֣םmĕraḥămāmracham: to fondle; (by implication) to loveH7355
  11. יְנַהֲגֵ֔םyĕnahăgēmnahag: to drive forth (a person, an animal or chariot), i.e. to lead, carry awayH5090
  12. וְעַלwĕʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  13. מַבּ֥וּעֵיmabbûʿêmabbuwa`: a fountainH4002
  14. מַ֖יִםmayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  15. יְנַהֲלֵֽם׃yĕnahălēmnahal: (properly) to run with a sparkle, i.e. flowH5095
11
  1. וְשַׂמְתִּ֥יwĕśamtîsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  2. כָלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  3. הָרַ֖יhārayhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  4. לַדָּ֑רֶךְladdārekderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  5. וּמְסִלֹּתַ֖יûmĕsillōtaymcillah: a thoroughfare (as turnpiked), literally or figurativelyH4546
  6. יְרֻמֽוּן׃yĕrumûnruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
12
  1. הִנֵּהhinnēhinneh: lo!H2009
  2. אֵ֕לֶּהʾēlleel-leh: these or thoseH428
  3. מֵרָח֖וֹקmērāḥôqrachowq: remote, literally or figuratively, of place or timeH7350
  4. יָבֹ֑אוּyābōʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  5. וְהִֽנֵּהwĕhinnēhinneh: lo!H2009
  6. אֵ֙לֶּה֙ʾēllehel-leh: these or thoseH428
  7. מִצָּפ֣וֹןmiṣṣāpôntsaphown: (properly) hidden, i.e. dark; used only of the north as a quarter (gloomy and unknown)H6828
  8. וּמִיָּ֔םûmiyyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  9. וְאֵ֖לֶּהwĕʾēlleel-leh: these or thoseH428
  10. מֵאֶ֥רֶץmēʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  11. סִינִֽים׃sînîmCiyniym: Sinim, a distant Oriental regionH5515
13
  1. רָנּ֤וּrānnûranan: (properly) to creak (or emit a stridulous sound), i.e. to shout (usually for joy)H7442
  2. שָׁמַ֙יִם֙šāmayimshamayim: the sky (as aloft; the dual perhaps alluding to the visible arch in which the clouds move, as well as to the...H8064
  3. וְגִ֣ילִיwĕgîlîgiyl: (properly) to spin round (under the influence of any violent emotion), i.e. usually rejoice, or (as cringing) fearH1523
  4. אָ֔רֶץʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  5. יּפִצְח֥וּypiṣḥûpatsach: to break out (in joyful sound)H6476
  6. הָרִ֖יםhārîmhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  7. רִנָּ֑הrinnârinnah: (properly) a creaking (or shrill sound), i.e. shout (of joy or grief)H7440
  8. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  9. נִחַ֤םniḥamnacham: (properly) to sigh, i.e. breathe stronglyH5162
  10. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  11. עַמּ֔וֹʿammô`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  12. וַֽעֲנִיָּ֖וwaʿăniyyāw`aniy: depressed, in mind or circumstances (practically the same as H6035, although the margin constantly disputes...H6041
  13. יְרַחֵֽם׃yĕraḥēmracham: to fondle; (by implication) to loveH7355
14
  1. וַתֹּ֥אמֶרwattōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  2. צִיּ֖וֹןṣiyyônTsiyown: Tsijon (as a permanent capital), a mountain of JerusalemH6726
  3. עֲזָבַ֣נִיʿăzābanî`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  4. יְהוָ֑הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. וַאדֹנָ֖יwaʾdōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  6. שְׁכֵחָֽנִי׃šĕkēḥānîshakach: to mislay, i.e. to be oblivious of, from want of memory or attentionH7911
15
  1. הֲתִשְׁכַּ֤חhătiškaḥshakach: to mislay, i.e. to be oblivious of, from want of memory or attentionH7911
  2. אִשָּׁה֙ʾiššāhishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  3. עוּלָ֔הּʿûlāh`uwl: a babeH5764
  4. מֵרַחֵ֖םmēraḥēmracham: to fondle; (by implication) to loveH7355
  5. בֶּןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  6. בִּטְנָ֑הּbiṭnāhbeten: the belly, especially the womb; also the bosom or body of anythingH990
  7. גַּםgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  8. אֵ֣לֶּהʾēlleel-leh: these or thoseH428
  9. תִשְׁכַּ֔חְנָהtiškaḥnâshakach: to mislay, i.e. to be oblivious of, from want of memory or attentionH7911
  10. וְאָנֹכִ֖יwĕʾānōkîanokiy: IH595
  11. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  12. אֶשְׁכָּחֵֽךְ׃ʾeškāḥēkshakach: to mislay, i.e. to be oblivious of, from want of memory or attentionH7911
16
  1. הֵ֥ןhēnhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  2. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. כַּפַּ֖יִםkappayimkaph: the hollow hand or palm (so of the paw of an animal, of the sole, and even of the bowl of a dish or sling, the...H3709
  4. חַקֹּתִ֑יךְḥaqqōtîkchaqaq: (properly) to hack, i.e. engrave (Judges 5H2710
  5. חוֹמֹתַ֥יִךְḥômōtayikchowmah: a wall of protectionH2346
  6. נֶגְדִּ֖יnegdîneged: a front, i.e. part opposite; specifically a counterpart, or mateH5048
  7. תָּמִֽיד׃tāmîdtamiyd: (properly) continuance (as indefinite extension)H8548
17
  1. מִֽהֲר֖וּmihărûmahar: (properly) to be liquid or flow easily; (by implication)H4116
  2. בָּנָ֑יִךְbānāyikben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  3. מְהָֽרְסַ֥יִךְmĕhārĕsayikharac: to pull down or in pieces, break, &Š destroyH2040
  4. וּמַֽחֲרִיבַ֖יִךְûmaḥărîbayikcharab: to parch (through drought) i.e. (by analogy,) to desolate, destroy, killH2717
  5. מִמֵּ֥ךְmimmēkmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  6. יֵצֵֽאוּ׃yēṣēʾûyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
18
  1. שְׂאִֽיśĕʾînasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  2. סָבִ֤יבsābîbcabiyb: (as noun) a circle, neighbour, or environsH5439
  3. עֵינַ֙יִךְ֙ʿênayik`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  4. וּרְאִ֔יûrĕʾîra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  5. כֻּלָּ֖םkullāmkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  6. נִקְבְּצ֣וּniqbĕṣûqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  7. בָֽאוּbāʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  8. לָ֑ךְlāk
  9. חַיḥaychay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  10. אָ֣נִיʾānîaniy: IH589
  11. נְאֻםnĕʾumn'um: an oracleH5002
  12. יְהוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  13. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  14. כֻלָּם֙kullāmkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  15. כָּעֲדִ֣יkāʿădî`adiy: finery; (generally) an outfitH5716
  16. תִלְבָּ֔שִׁיtilbāšîlabash: (properly) wrap around; (by implication) to put on a garment or clothe (oneself, or another), literally or...H3847
  17. וּֽתְקַשְּׁרִ֖יםûtĕqaššĕrîmqashar: bind (up), (make a) conspire(-acy, -ator), join together, knit, stronger, work (treason)H7194
  18. כַּכַּלָּֽה׃kakkallâkallah: a bride (as if perfect); (hence) a son's wifeH3618
19
  1. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. חָרְבֹתַ֙יִךְ֙ḥorbōtayikchorbah: (properly) drought; (by implication) a desolationH2723
  3. וְשֹׁ֣מְמֹתַ֔יִךְwĕšōmĕmōtayikshamem: to stun (or intransitively, grow numb), i.e. devastate or (figuratively) stupefy (both usually in a passive...H8074
  4. וְאֶ֖רֶץwĕʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  5. הֲרִסֻתֵ֑ךְhărisutēkhariycuwth: demolitionH2035
  6. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. עַתָּה֙ʿattāh`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  8. תֵּצְרִ֣יtēṣĕrîyatsar: to press (intransitive), i.e. be narrow; (figuratively) be in distressH3334
  9. מִיּוֹשֵׁ֔בmiyyôšēbyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  10. וְרָחֲק֖וּwĕrāḥăqûrachaq: to widen (in any direction), i.e. (intransitively) recede or (transitively) remove (literally or figuratively...H7368
  11. מְבַלְּעָֽיִךְ׃mĕballĕʿāyikbala`: to make away with; (specifically) to take by swallowing, to devourH1104
20
  1. ע֚וֹדʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  2. יֹאמְר֣וּyōʾmĕrûamar: to say (used with great latitude)H559
  3. בְאָזְנַ֔יִךְbĕʾoznayikozen: broadness; (concretely) the ear (from its form in man)H241
  4. בְּנֵ֖יbĕnêben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  5. שִׁכֻּלָ֑יִךְšikkulāyikshikkuliym: childlessness (by continued bereavements)H7923
  6. צַרṣartsar: narrow; (as a noun) a tight place (usually figuratively, i.e. trouble)H6862
  7. לִ֥יlî
  8. הַמָּק֖וֹםhammāqômmaqowm: (properly) a standing, i.e. a spot; but used widely of a locality (general or specific)H4725
  9. גְּשָׁהgĕšânagash: to be or come (causatively, bring) near (for any purpose)H5066
  10. לִּ֥יlî
  11. וְאֵשֵֽׁבָה׃wĕʾēšēbâyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
21
  1. וְאָמַ֣רְתְּwĕʾāmarĕtamar: to say (used with great latitude)H559
  2. בִּלְבָבֵ֗ךְbilbābēklebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
  3. מִ֤יmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  4. יָֽלַדyāladyalad: to bear young; (causatively) to begetH3205
  5. לִי֙liy
  6. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  7. אֵ֔לֶּהʾēlleel-leh: these or thoseH428
  8. וַאֲנִ֥יwaʾănîaniy: IH589
  9. שְׁכוּלָ֖הšĕkûlâshakol: (properly) to miscarry, i.e. suffer abortionH7921
  10. וְגַלְמוּדָ֑הwĕgalmûdâgalmuwd: sterile (as wrapped up too hard); (figuratively) desolateH1565
  11. גֹּלָ֣ה׀gōlâgalah: to denude (especially in a disgraceful sense)H1540
  12. וְסוּרָ֗הwĕsûrâcuwr: to turn off (literal or figurative)H5493
  13. וְאֵ֙לֶּה֙wĕʾēllehel-leh: these or thoseH428
  14. מִ֣יmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  15. גִדֵּ֔לgiddēlgadal: (properly) to twist; to be large (in various senses, as in body, mind, estate or honor, also in pride)H1431
  16. הֵ֤ןhēnhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  17. אֲנִי֙ʾăniyaniy: IH589
  18. נִשְׁאַ֣רְתִּיnišʾartîsha'ar: (properly) to swell up, i.e. be (causatively, make) redundantH7604
  19. לְבַדִּ֔יlĕbaddîbad: (properly) separation; (by implication) a part of the body, branch of a tree, bar for carryingH905
  20. אֵ֖לֶּהʾēlleel-leh: these or thoseH428
  21. אֵיפֹ֥הʾêpōeyphoh: what place?; (of time) when?H375
  22. הֵֽם׃hēmhem: they (only used when emphatic)H1992
22
  1. כֹּֽהkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  2. אָמַ֞רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. אֲדֹנָ֣יʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  4. יְהוִ֗הyĕhwiYhovih: GodH3069
  5. הִנֵּ֨הhinnēhinneh: lo!H2009
  6. אֶשָּׂ֤אʾeśśāʾnasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  7. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  8. גּוֹיִם֙gôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  9. יָדִ֔יyādîyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  10. וְאֶלwĕʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  11. עַמִּ֖יםʿammîm`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  12. אָרִ֣יםʾārîmruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
  13. נִסִּ֑יnissînec: a flag; (also) a sailH5251
  14. וְהֵבִ֤יאוּwĕhēbîʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  15. בָנַ֙יִךְ֙bānayikben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  16. בְּחֹ֔צֶןbĕḥōṣenchotsen: arm, lapH2684
  17. וּבְנֹתַ֖יִךְûbĕnōtayikbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  18. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  19. כָּתֵ֥ףkātēpkatheph: the shoulder (proper, i.e. upper end of the armH3802
  20. תִּנָּשֶֽׂאנָה׃tinnāśeʾnânasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
23
  1. וְהָי֨וּwĕhāyûhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. מְלָכִ֜יםmĕlākîmmelek: a kingH4428
  3. אֹֽמְנַ֗יִךְʾōmĕnayikaman: (properly) to build up or support; to foster as a parent or nurseH539
  4. וְשָׂרֽוֹתֵיהֶם֙wĕśārôtêhemsarah: a mistress, i.e. female nobleH8282
  5. מֵינִ֣יקֹתַ֔יִךְmênîqōtayikyanaq: to suck; causatively, to give milkH3243
  6. אַפַּ֗יִםʾappayimaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  7. אֶ֚רֶץʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  8. יִשְׁתַּ֣חֲווּyištaḥăwûshachah: to depress, i.e. prostrate (especially reflexive, in homage to royalty or God)H7812
  9. לָ֔ךְlāk
  10. וַעֲפַ֥רwaʿăpar`aphar: dust (as powdered or gray); (hence) clay, earth, mudH6083
  11. רַגְלַ֖יִךְraglayikregel: a foot (as used in walking); (by implication) a stepH7272
  12. יְלַחֵ֑כוּyĕlaḥēkûlachak: to lickH3897
  13. וְיָדַ֙עַתְּ֙wĕyādaʿatyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  14. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  15. אֲנִ֣יʾănîaniy: IH589
  16. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  17. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  18. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  19. יֵבֹ֖שׁוּyēbōšûbuwsh: (properly) to pale; (by implication) to be ashamedH954
  20. קוָֹֽי׃qôāyqavah: to bind together (perhaps by twisting), i.e. collectH6960
24
  1. הֲיֻקַּ֥חhăyuqqaḥlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  2. מִגִּבּ֖וֹרmiggibbôrgibbowr: powerful; (by implication) a warrior, tyrantH1368
  3. מַלְק֑וֹחַmalqôaḥmalqowach: transitively (in dual) the jaws (as taking food)H4455
  4. וְאִםwĕʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  5. שְׁבִ֥יšĕbîshbiy: exiled; capturedH7628
  6. צַדִּ֖יקṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  7. יִמָּלֵֽט׃yimmālēṭmalat: (properly) to be smooth; (by implication) to escape (as if by slipperiness)H4422
25
  1. כִּיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. כֹ֣ה׀kōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  3. אָמַ֣רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  4. יְהוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. גַּםgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  6. שְׁבִ֤יšĕbîshbiy: exiled; capturedH7628
  7. גִבּוֹר֙gibbôrgibbowr: powerful; (by implication) a warrior, tyrantH1368
  8. יֻקָּ֔חyuqqāḥlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  9. וּמַלְק֥וֹחַûmalqôaḥmalqowach: transitively (in dual) the jaws (as taking food)H4455
  10. עָרִ֖יץʿārîṣ`ariyts: fearful, i.e. powerful or tyrannicalH6184
  11. יִמָּלֵ֑טyimmālēṭmalat: (properly) to be smooth; (by implication) to escape (as if by slipperiness)H4422
  12. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  13. יְרִיבֵךְ֙yĕrîbēkyariyb: (literally) he will contend; (properly, adjective) contentiousH3401
  14. אָנֹכִ֣יʾānōkîanokiy: IH595
  15. אָרִ֔יבʾārîbriyb: (properly) to toss, i.e. grapple; (mostly figuratively) to wrangle, i.e. hold a controversyH7378
  16. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  17. בָּנַ֖יִךְbānayikben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  18. אָנֹכִ֥יʾānōkîanokiy: IH595
  19. אוֹשִֽׁיעַ׃ʾôšîaʿyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
26
  1. וְהַאֲכַלְתִּ֤יwĕhaʾăkaltîakal: to eat (literally or figuratively)H398
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. מוֹנַ֙יִךְ֙mônayikyanah: to rage or be violent; (by implication) to suppress, to maltreatH3238
  4. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  5. בְּשָׂרָ֔םbĕśārāmbasar: flesh (from its freshness); by extension, body, personH1320
  6. וְכֶעָסִ֖יסwĕkeʿāsîs`aciyc: must or fresh grape-juice (as just trodden out)H6071
  7. דָּמָ֣םdāmāmdam: blood (as that which when shed causes death) of man or an animalH1818
  8. יִשְׁכָּר֑וּןyiškārûnshakar: to become tipsy; in a qualified sense, to satiate with a stimulating drink or (figuratively) influenceH7937
  9. וְיָדְע֣וּwĕyodʿûyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  10. כָלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. בָּשָׂ֗רbāśārbasar: flesh (from its freshness); by extension, body, personH1320
  12. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  13. אֲנִ֤יʾănîaniy: IH589
  14. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  15. מֽוֹשִׁיעֵ֔ךְmôšîʿēkyasha`: (properly) to be open, wide or free; (by implication) to be safeH3467
  16. וְגֹאֲלֵ֖ךְwĕgōʾălēkga'al: to redeem (according to the Oriental law of kinship)H1350
  17. אֲבִ֥ירʾăbîrabiyr: mighty (spoken of God)H46
  18. יַעֲקֹֽב׃yaʿăqōbYa`aqob: heel-catcher (i.e. supplanter); Jaakob, the Israelitish patriarchH3290

View the full Hebrew interlinear for Isaiah 49 →

Strong's words in Isaiah 49 (6)
Strong's H3068 — יְהוָה֙ (yĕhwāh)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 13 times in Isaiah 49.
Strong's H559 — וַיֹּ֥אמֶר (wayyōʾmer)
amar (aw-mar') v. 1. to say (used with great latitude) [a primitive root] KJV: answer, appoint, avouch, bid, boast self, call, certify, challenge, charge, + (at the, give) command(-ment), commune, consider, declare, demand, X desire, determine, X expressly, X indeed, X intend, name, X plainly, promise, publish, report, require, say, speak (against, of), X still, X suppose, talk, tell, term, X that is, X think, use (speech), utter, X verily, X yet.. Appears 12 times in Isaiah 49.
Strong's H428 — אֵ֕לֶּה (ʾēlle)
el-leh (ale'-leh) p/d. 1. these or those [prolonged from H411] KJV: an- (the) other; one sort, so, some, such, them, these (same), they, this, those, thus, which, who(-m). Root(s): H411. Appears 7 times in Isaiah 49.
Strong's H776 — הָאָֽרֶץ׃ (hāʾāreṣ)
erets (eh'-rets) n-f. 1. the earth (at large, or partitively a land) [from an unused root probably meaning to be firm] KJV: X common, country, earth, field, ground, land, X natins, way, + wilderness, world.. Appears 6 times in Isaiah 49.
Strong's H1121 — בֶּן (ben)
ben (bane) n-m. 1. a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including grandson, subject, nation, quality or condition, etc., (like H0001 H0251, etc.)) [from H1129] KJV: + afflicted, age, (Ahoh-) (Ammon-) (Hachmon-) (Lev-)ite, (anoint-)ed one, appointed to, (+) arrow, (Assyr-) (Babylon-) (Egypt-) (Grec-)ian, one born, bough, branch, breed, + (young) bullock, + (young) calf, X came up in, child, colt, X common, X corn, daughter, X of first, + firstborn, foal, + very fruitful, + postage, X in, + kid, + lamb, (+) man, meet, + mighty, + nephew, old, (+) people, + rebel, + robber, X servant born, X soldier, son, + spark, + steward, + stranger, X surely, them of, + tumultuous one, + valiant(-est), whelp, worthy, young (one), youth. Root(s): H1129 See also: H1, H251. Appears 5 times in Isaiah 49.
Strong's H3478 — יִשְׂרָאֵ֕ל (yiśrāʾēl)
Yisra'el (yis-raw-ale') n/p. 1. he will rule as God 2. Jisrael, a symbolical name of Jacob 3. (typically) of his posterity [from H8280 and H410] KJV: Israel. Root(s): H8280, H410. Appears 5 times in Isaiah 49.

Browse the full Strong's concordance →

What the Early Church wrote about Isaiah 49 (1 additional)
  • “God says through the prophet, “In an acceptable time I have heard you, and in a day of salvation I have helped you.” What other time, then, is more acceptable than when for piety toward God in Christ we are led under guard in procession before the world, celebrating a triumph...”

    — Origen (3rd century) on Isaiah 49:8

Read the full Ante-Nicene Fathers library →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress