Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Isaiah 55 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Gee ntị, bịa onye ọbụla akpịrị na-akpọ nkụ, bịanụ na mmiri, unu ndị na-enweghị ego bịanụ zụọ, riekwa. Bịanụ, zuru mmanya na mmiri ara ehi na-ejighị ego na-arụghị ọnụahịa ọbụla.
2 Nʼihi gịnị ka i ji na-atụfu ego gị ịzụ ihe na-abụghị ezi nri? Gịnị mere i ji na-adọgbu onwe gị nʼọrụ nʼihe na-apụghị iju gị afọ? Gee ntị, geenụ m ntị nke ọma, rie ezigbo nri mkpụrụobi gị ga-enwe afọ ojuju na nri dị ezi mma!
3 “Tọọnụ ntị unu nʼala, bịakwute m! Gee ntị, ka inwe ike dị ndụ. Mụ na unu ga-aba nʼọgbụgba ndụ ebighị ebi, bụ ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi nke m kwere Devid na nkwa.
4 Lee, emere m ya ka ọ ghọọrọ ndị niile dị iche iche onyeama, ka ọ bụrụ onyendu na onyeisi ọchịchị nye ndị niile dị iche iche.
5 Nʼezie, gị onwe gị ga-akpọku mba dị iche iche na i maghị, mba ndị ahụ na-amaghị gị ga-ejikwa ọsọ gbakwute gị, nʼihi Onyenwe anyị Chineke gị, Onye nsọ nke Izrel, nʼihi na o meela ka ị bụrụ ihe dị oke mma.”
6 Chọọnụ Onyenwe anyị mgbe a ga-achọta ya. Kpọkuonụ ya mgbe ọ nọ nso.
7 Ka onye na-eme ihe ọjọọ hapụ ụzọ ya, ka onye ajọ omume hapụ echiche ọjọọ ya niile. Ka ha tụgharịa bịakwute Onyenwe anyị, ọ ga-emere ha ebere, ha bịakwute Chineke anyị, nʼihi na ọ ga-agbaghara ha mmehie ha niile.
8 “Nʼihi na echiche m ha abụghị echiche unu, ụzọ unu niile, ha abụkwaghị ụzọ m,” ka Onyenwe anyị kwupụtara.
9 “Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa, otu a ka ụzọ m niile si dị elu karịa ụzọ unu niile, otu a kwa ka echiche m niile si dị elu karịa echiche unu niile.
10 Dịka mmiri na mkpụrụ mmiri si esi nʼeluigwe ada nʼụwa na-alaghachighị nʼeluigwe ma ọ bụrụ na o meghị ka mmiri dee ala, mee ka ihe ubi pupụta, too eto, meekwa ka ọ mịa mkpụrụ nye onye na-akụ ihe ọkụkụ, bụrụkwa ihe oriri nye onye na-eri nri.
11 Otu a ka okwu si m nʼọnụ pụọ si adị. Ana m ezipu ya, ọ gaghị alọghachikwute m nʼefu. Ọ ga-emezu ihe niile m chọrọ ka o mee, baakwa ụba ebe ọbụla m zigara ya.
12 Nʼihi na unu ga-eji ọṅụ pụọ, a ga-esikwa nʼebe ahụ dupụta unu nʼudo. Ugwu ukwu niile, na ugwu nta niile na osisi niile nke ubi, ga-eti mkpu ọṅụ, kụọkwa aka nʼobi ụtọ.
13 Ebe ogwu na-eto na mbụ, osisi junipa ga-eto na ya; ebe uke toro, osisi mietul ga-eto na ya. Ihe ndị a ga-aghọrọ Onyenwe anyị aha dị ukwuu, nke ga-abụkwa ihe ịrịbama ga-adị ruo mgbe ebighị ebi.”
Chapter information and study resources

Listen to Isaiah 55 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Isaiah 55

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Isaiah 55. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Isaiah 55 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 16 cross-references, 1 Early-Church citation.

Cross-references in Isaiah 55 (16)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Isaiah 55:1–13 (185 words)
1
  1. ה֤וֹיhôyhowy: oh!H1945
  2. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  3. צָמֵא֙ṣāmēʾtsame': thirsty (literally or figuratively)H6771
  4. לְכ֣וּlĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  5. לַמַּ֔יִםlammayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  6. וַאֲשֶׁ֥רwaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. אֵֽיןʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  8. ל֖וֹlô
  9. כָּ֑סֶףkāsepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  10. לְכ֤וּlĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  11. שִׁבְרוּ֙šibrûshabar: to deal in grainH7666
  12. וֶֽאֱכֹ֔לוּweʾĕkōlûakal: to eat (literally or figuratively)H398
  13. וּלְכ֣וּûlĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  14. שִׁבְר֗וּšibrûshabar: to deal in grainH7666
  15. בְּלוֹאbĕlôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  16. כֶ֛סֶףkesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  17. וּבְל֥וֹאûbĕlôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  18. מְחִ֖ירmĕḥîrmchiyr: price, payment, wagesH4242
  19. יַ֥יִןyayinyayin: wine (as fermented); (by implication) intoxicationH3196
  20. וְחָלָֽב׃wĕḥālābchalab: milk (as the richness of kine)H2461
2
  1. לָ֤מָּהlāmmâmah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  2. תִשְׁקְלוּtišqĕlûshaqal: to suspend or poise (especially in trade)H8254
  3. כֶ֙סֶף֙kesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  4. בְּֽלוֹאbĕlôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. לֶ֔חֶםleḥemlechem: food (for man or beast), especially bread, or grain (for making it)H3899
  6. וִיגִיעֲכֶ֖םwîgîʿăkemygiya`: toil; (hence) a work, produce, property (as the result of labor)H3018
  7. בְּל֣וֹאbĕlôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. לְשָׂבְעָ֑הlĕśobʿâsob`ah: satietyH7654
  9. שִׁמְע֨וּšimʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  10. שָׁמ֤וֹעַšāmôaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  11. אֵלַי֙ʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  12. וְאִכְלוּwĕʾiklûakal: to eat (literally or figuratively)H398
  13. ט֔וֹבṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  14. וְתִתְעַנַּ֥גwĕtitʿannag`anag: to be soft or pliable, i.e. (figuratively) effeminate or luxuriousH6026
  15. בַּדֶּ֖שֶׁןbaddešendeshen: the fat; abstractly fatness, i.e. (figuratively) abundanceH1880
  16. נַפְשְׁכֶֽם׃napšĕkemnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
3
  1. הַטּ֤וּhaṭṭûnatah: to stretch or spread out; (by implication) to bend away (including moral deflection)H5186
  2. אָזְנְכֶם֙ʾoznĕkemozen: broadness; (concretely) the ear (from its form in man)H241
  3. וּלְכ֣וּûlĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  4. אֵלַ֔יʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  5. שִׁמְע֖וּšimʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  6. וּתְחִ֣יûtĕḥîchayah: to live, whether literally or figurativelyH2421
  7. נַפְשְׁכֶ֑םnapšĕkemnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  8. וְאֶכְרְתָ֤הwĕʾekrĕtâkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
  9. לָכֶם֙lākem
  10. בְּרִ֣יתbĕrîtbriyth: a compact (because made by passing between pieces of flesh)H1285
  11. עוֹלָ֔םʿôlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
  12. חַֽסְדֵ֥יḥasdêcheced: kindness; (by implication, towards God) pietyH2617
  13. דָוִ֖דdāwidDavid: loving; David, the youngest son of JesseH1732
  14. הַנֶּאֱמָנִֽים׃hanneʾĕmānîmaman: (properly) to build up or support; to foster as a parent or nurseH539
4
  1. הֵ֛ןhēnhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  2. עֵ֥דʿēd`ed: concretely, a witness; abstractly, testimonyH5707
  3. לְאוּמִּ֖יםlĕʾûmmîmlom: a communityH3816
  4. נְתַתִּ֑יוnĕtattîwnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  5. נָגִ֥ידnāgîdnagiyd: a commander (as occupying the front), either civil, military or religiousH5057
  6. וּמְצַוֵּ֖הûmĕṣawwētsavah: (intensively) to constitute, enjoinH6680
  7. לְאֻמִּֽים׃lĕʾummîmlom: a communityH3816
5
  1. הֵ֣ןhēnhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  2. גּ֤וֹיgôygowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  3. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. תֵדַע֙tēdaʿyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  5. תִּקְרָ֔אtiqrāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  6. וְג֥וֹיwĕgôygowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  7. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. יְדָע֖וּךָyĕdāʿûkāyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  9. אֵלֶ֣יךָʾēlêkāel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  10. יָר֑וּצוּyārûṣûruwts: to run (for whatever reason, especially to rush)H7323
  11. לְמַ֙עַן֙lĕmaʿanma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  12. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  13. אֱלֹהֶ֔יךָʾĕlōhêkāelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  14. וְלִקְד֥וֹשׁwĕliqdôšqadowsh: sacred (ceremonially or morally); (as noun) GodH6918
  15. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  16. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  17. פֵאֲרָֽךְ׃pēʾărākpa'ar: to gleam, i.e. (causatively) embellish; (figuratively) to boastH6286
6
  1. דִּרְשׁ֥וּdiršûdarash: (properly) to tread or frequent; (usually) to follow (for pursuit or search)H1875
  2. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. בְּהִמָּצְא֑וֹbĕhimmoṣʾômatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  4. קְרָאֻ֖הוּqĕrāʾuhûqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  5. בִּֽהְיוֹת֥וֹbihĕyôtôhayah: to exist; to be or becomeH1961
  6. קָרֽוֹב׃qārôbqarowb: near (in place, kindred or time)H7138
7
  1. יַעֲזֹ֤בyaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  2. רָשָׁע֙rāšāʿrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  3. דַּרְכּ֔וֹdarkôderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  4. וְאִ֥ישׁwĕʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  5. אָ֖וֶןʾāwenaven: (strictly) nothingness; (also) trouble, vanity, wickednessH205
  6. מַחְשְׁבֹתָ֑יוmaḥšĕbōtāywmachashabah: a contrivance; (concretely) a texture, machineH4284
  7. וְיָשֹׁ֤בwĕyāšōbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  8. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  9. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  10. וִֽירַחֲמֵ֔הוּwîraḥămēhûracham: to fondle; (by implication) to loveH7355
  11. וְאֶלwĕʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  12. אֱלֹהֵ֖ינוּʾĕlōhênûelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  13. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  14. יַרְבֶּ֥הyarberabah: to increase (in whatever respect)H7235
  15. לִסְלֽוֹחַ׃lislôaḥcalach: to forgiveH5545
8
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. לֹ֤אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. מַחְשְׁבוֹתַי֙maḥšĕbôtaymachashabah: a contrivance; (concretely) a texture, machineH4284
  4. מַחְשְׁב֣וֹתֵיכֶ֔םmaḥšĕbôtêkemmachashabah: a contrivance; (concretely) a texture, machineH4284
  5. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. דַרְכֵיכֶ֖םdarkêkemderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  7. דְּרָכָ֑יdĕrākāyderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  8. נְאֻ֖םnĕʾumn'um: an oracleH5002
  9. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
9
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. גָבְה֥וּgobhûgabahh: to soar; be loftyH1361
  3. שָׁמַ֖יִםšāmayimshamayim: the sky (as aloft; the dual perhaps alluding to the visible arch in which the clouds move, as well as to the...H8064
  4. מֵאָ֑רֶץmēʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  5. כֵּ֣ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  6. גָּבְה֤וּgobhûgabahh: to soar; be loftyH1361
  7. דְרָכַי֙dĕrākayderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  8. מִדַּרְכֵיכֶ֔םmiddarkêkemderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  9. וּמַחְשְׁבֹתַ֖יûmaḥšĕbōtaymachashabah: a contrivance; (concretely) a texture, machineH4284
  10. מִמַּחְשְׁבֹתֵיכֶֽם׃mimmaḥšĕbōtêkemmachashabah: a contrivance; (concretely) a texture, machineH4284
10
  1. כִּ֡יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. כַּאֲשֶׁ֣רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. יֵרֵד֩yērēdyarad: to descend; (literally) to go downwardsH3381
  4. הַגֶּ֨שֶׁםhaggešemgeshem: a showerH1653
  5. וְהַשֶּׁ֜לֶגwĕhaššelegsheleg: snow (probably from its whiteness)H7950
  6. מִןminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  7. הַשָּׁמַ֗יִםhaššāmayimshamayim: the sky (as aloft; the dual perhaps alluding to the visible arch in which the clouds move, as well as to the...H8064
  8. וְשָׁ֙מָּה֙wĕšāmmāhsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  9. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  10. יָשׁ֔וּבyāšûbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  11. כִּ֚יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  12. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  13. הִרְוָ֣הhirwâravah: to slake the thirst (occasionally of other appetites)H7301
  14. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. הָאָ֔רֶץhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  16. וְהוֹלִידָ֖הּwĕhôlîdāhyalad: to bear young; (causatively) to begetH3205
  17. וְהִצְמִיחָ֑הּwĕhiṣmîḥāhtsamach: to sprout (transitive or intransitive, literal or figurative)H6779
  18. וְנָ֤תַןwĕnātannathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  19. זֶ֙רַע֙zeraʿzera`: seed; (figuratively) fruit, plant, sowing-time, posterityH2233
  20. לַזֹּרֵ֔עַlazzōrēaʿzara`: to sow; (figuratively) to disseminate, plant, fructifyH2232
  21. וְלֶ֖חֶםwĕleḥemlechem: food (for man or beast), especially bread, or grain (for making it)H3899
  22. לָאֹכֵֽל׃lāʾōkēlakal: to eat (literally or figuratively)H398
11
  1. כֵּ֣ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  2. יִֽהְיֶ֤הyihĕyehayah: to exist; to be or becomeH1961
  3. דְבָרִי֙dĕbāriydabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  4. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. יֵצֵ֣אyēṣēʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  6. מִפִּ֔יmippîpeh: the mouth (as the means of blowing), whether literal or figurative (particularly speech)H6310
  7. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. יָשׁ֥וּבyāšûbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  9. אֵלַ֖יʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  10. רֵיקָ֑םrêqāmreyqam: emptily; figuratively (objective) ineffectually, (subjective) undeservedlyH7387
  11. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  12. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  13. עָשָׂה֙ʿāśāh`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  14. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  16. חָפַ֔צְתִּיḥāpaṣtîchaphets: (properly) to incline to; (by implication) (literally but rarely) to bendH2654
  17. וְהִצְלִ֖יחַwĕhiṣlîaḥtsalach: to push forward, in various senses (literal or figurative, transitive or intransitive)H6743
  18. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  19. שְׁלַחְתִּֽיו׃šĕlaḥtîwshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
12
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. בְשִׂמְחָ֣הbĕśimḥâsimchah: blithesomeness or glee, (religious or festival)H8057
  3. תֵצֵ֔אוּtēṣēʾûyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  4. וּבְשָׁל֖וֹםûbĕšālômshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
  5. תּֽוּבָל֑וּןtûbālûnyabal: (properly) to flow; causatively, to bring (especially with pomp)H2986
  6. הֶהָרִ֣יםhehārîmhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  7. וְהַגְּבָע֗וֹתwĕhaggĕbāʿôtgib`ah: a hillockH1389
  8. יִפְצְח֤וּyipṣĕḥûpatsach: to break out (in joyful sound)H6476
  9. לִפְנֵיכֶם֙lipnêkempaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  10. רִנָּ֔הrinnârinnah: (properly) a creaking (or shrill sound), i.e. shout (of joy or grief)H7440
  11. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  12. עֲצֵ֥יʿăṣê`ets: a tree (from its firmness); (hence) wood (plural sticks)H6086
  13. הַשָּׂדֶ֖הhaśśādesadeh: a field (as flat)H7704
  14. יִמְחֲאוּyimḥăʾûmacha': to rub or strike the hands together (in exultation)H4222
  15. כָֽף׃kāpkaph: the hollow hand or palm (so of the paw of an animal, of the sole, and even of the bowl of a dish or sling, the...H3709
13
  1. תַּ֤חַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  2. הַֽנַּעֲצוּץ֙hannaʿăṣûṣna`atsuwts: probably a brier; (by implication) a thicket of thorny bushesH5285
  3. יַעֲלֶ֣הyaʿăle`alah: to ascend, intransitively (be high) or actively (mount)H5927
  4. בְר֔וֹשׁbĕrôšbrowsh: a cypress (?) tree; (hence) a lance or a musical instrument (as made of that wood)H1265
  5. תַ֥חַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  6. הַסִּרְפַּ֖דhassirpadcarpad: a nettle (as stinging like a burn)H5636
  7. יַעֲלֶ֣הyaʿăle`alah: to ascend, intransitively (be high) or actively (mount)H5927
  8. הֲדַ֑סhădashadac: the myrtleH1918
  9. וְהָיָ֤הwĕhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  10. לַֽיהוָה֙layhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  11. לְשֵׁ֔םlĕšēmshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  12. לְא֥וֹתlĕʾôtowth: a signal (literally or figuratively), as a flag, beacon, monument, omen, prodigy, evidence, etcH226
  13. עוֹלָ֖םʿôlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
  14. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  15. יִכָּרֵֽת׃yikkārētkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772

View the full Hebrew interlinear for Isaiah 55 →

Strong's words in Isaiah 55 (6)
Strong's H1870 — דַּרְכּ֔וֹ (darkô)
derek (deh'-rek) n-m. 1. a road (as trodden) 2. (figuratively) a course of life or mode of action, often adverb [from H1869] KJV: along, away, because of, + by, conversation, custom, (east-)ward, journey, manner, passenger, through, toward, (high-) (path-)way(-side), whither(-soever). Root(s): H1869. Appears 5 times in Isaiah 55.
Strong's H3068 — יְהוָ֣ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 5 times in Isaiah 55.
Strong's H4284 — מַחְשְׁבֹתָ֑יו (maḥšĕbōtāyw)
machashabah (makh-ash-aw-baw') (or machashebeth {makh-ash-eh'-beth}) n-f. 1. a contrivance 2. (concretely) a texture, machine 3. (abstractly) intention, plan 4. (hence, negatively) a plot 5. (hence, positively) advice [from H2803] KJV: cunning (work), curious work, device(-sed), imagination, invented, means, purpose, thought. Root(s): H2803. Appears 5 times in Isaiah 55.
Strong's H1980 — לְכ֣וּ (lĕkû)
halak (haw-lak') v. 1. a primitive root 2. to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively) [akin to H3212] KJV: (all) along, apace, behave (self), come, (on) continually, be c. Appears 4 times in Isaiah 55.
Strong's H1961 — בִּֽהְיוֹת֥וֹ (bihĕyôtô)
hayah (haw-yaw) v. 1. to exist 2. to be or become 3. to come into being, i.e. to happen, to occur (always emphatic, and not a mere copula or auxiliary) [a primitive root] KJV: beacon, X altogether, be. Appears 3 times in Isaiah 55.
Strong's H3701 — כָּ֑סֶף (kāsep)
keceph (keh'-sef) n-m. 1. silver (from its pale color) 2. (by implication) money [from H3700] KJV: money, price, silver(-ling). Root(s): H3700. Appears 3 times in Isaiah 55.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress