Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Zechariah 7 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Nʼafọ nke anọ nke ọchịchị eze Daraiọs, okwu nke Onyenwe anyị ruru Zekaraya ntị nʼụbọchị nke anọ, nʼọnwa nke itoolu, nke bụ ọnwa Kislev.
2 Nʼoge a, ndị bi nʼobodo Betel ezitela Shareza, na Regem Melek, ha na ndị ọzọ ka ha bịa rịọọ Onyenwe anyị arịrịọ,
3 ka ọ jụkwaa ndị nchụaja nọ nʼụlọnsọ ukwu nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, na ndị amụma, sị, “Ọ bụ m ruo ụjụ, bukwaa ọnụ nʼọnwa nke ise, dịka m si eme kemgbe ọtụtụ afọ ndị a gara aga?”
4 Mgbe ahụ, okwu nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ruru m ntị,
5 “Gwanụ ndị nchụaja na ndị niile bi nʼala a, ‘Mgbe unu na-ebu ọnụ nʼọnwa nke ise ọbụla, na nʼọnwa nke asaa ọbụla, iri afọ asaa ndị a niile gara aga, ọ bụ mụ ka unu na-eburu ọnụ?
6 Mgbe unu na-eri na-aṅụkwa, ọ bụ na unu anaghị eme ya maka nʼihi onwe unu?
7 Ihe ndị a ha ọ bụghị okwu niile Onyenwe anyị kpọsara site nʼọnụ ndị amụma mbụ, mgbe Jerusalem na obodo niile dị ya gburugburu nọ nʼudo nwekwa ọganihu, nʼoge ndị mmadụ bi na Negev, ya na ala ndịda ugwu niile?’ ”
8 Mgbe ahụ, okwu nke Onyenwe anyị ruru Zekaraya ntị na-asị,
9 “Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, ‘Kpeenụ ikpe ziri ezi, meerenụ ibe unu ebere, ma gosikwa ibe unu ọmịiko.
10 Unu emegbula ụmụ nwanyị di ha nwụrụ maọbụ nwa na-enweghị nne na nna maọbụ ndị ọbịa maọbụ ndị ogbenye. Unu echela echiche ọjọọ nʼobi unu megide ibe unu.’
11 “Ma ha jụrụ ige ntị; ha sitere nʼobiike ha gbakụta m azụ ha, were mkpịsịaka rụchie ntị ha, ka ha ghara ige m ntị.
12 Ha mere ka obi ha sie ike dịka nkume, jụ ige ntị nʼiwu, na nʼokwu nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile sitere na Mmụọ ya zie ndị amụma mbụ ahụ. Nʼihi ya, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile were oke iwe.
13 “ ‘Ebe ọ bụ na mgbe m kpọrọ ha, ha egeghị ntị, agaghị m ege ntị mgbe ha ga-akpọ m,’ Ọ bụ ihe Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ekwu.
14 ‘Eji m oke ifufe gbasasịa ha nʼetiti mba niile, ndị ha na-amaghị. Emere m ka ala ha tọgbọrọ nʼefu, ka mmadụ ọbụla hapụ inwe ike ịpụ maọbụ ịbata nʼime ya. Otu a ka ha si mee ka ala ọma ahụ ghọọ ala tọgbọrọ nʼefu.’ ”
Chapter information and study resources

Listen to Zechariah 7 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Zechariah 7

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Zechariah 7. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Zechariah 7 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 15 cross-references, 1 Early-Church citation.

Cross-references in Zechariah 7 (15)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Zechariah 7:1–14 (186 words)
1
  1. וַֽיְהִי֙wayhiyhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. בִּשְׁנַ֣תbišnatshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  3. אַרְבַּ֔עʾarbaʿarba`: fourH702
  4. לְדָרְיָ֖וֶשׁlĕdoryāwešDar`yavesh: Darejavesh, a title (rather than name) of several Persian kingsH1867
  5. הַמֶּ֑לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  6. הָיָ֨הhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  7. דְבַרdĕbardabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  8. יְהוָ֜הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  9. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  10. זְכַרְיָ֗הzĕkaryâZkaryah: Jah has remembered; Zecarjah, the name of twenty-nine IsraelitesH2148
  11. בְּאַרְבָּעָ֛הbĕʾarbāʿâarba`: fourH702
  12. לַחֹ֥דֶשׁlaḥōdešchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  13. הַתְּשִׁעִ֖יhattĕšiʿîtshiy`iy: ninthH8671
  14. בְּכִסְלֵֽו׃bĕkislēwKiclev: Kisleu, the 9th Heb. monthH3691
2
  1. וַיִּשְׁלַח֙wayyišlaḥshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  2. בֵּֽיתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  3. אֵ֔לʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  4. שַׂרְאֶ֕צֶרśarʾeṣerShar'etser: Sharetser, the name of an Assyrian and an IsraeliteH8272
  5. וְרֶ֥גֶםwĕregemRegem: stoneheap; Regem, an IsraeliteH7276
  6. מֶ֖לֶךְmelekmelek: a kingH4428
  7. וַֽאֲנָשָׁ֑יוwaʾănāšāywenowsh: (properly) a mortal (and thus differing from the more dignified H0120)H582
  8. לְחַלּ֖וֹתlĕḥallôtchalah: (properly) to be rubbed or worn; hence (figuratively) to be weak, sick, afflictedH2470
  9. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  10. פְּנֵ֥יpĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  11. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
3
  1. לֵאמֹ֗רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  2. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. הַכֹּֽהֲנִים֙hakkōhănîmkohen: (literally) one officiating, a priest; (also, by courtesy) an acting priest (although a layman)H3548
  4. אֲשֶׁר֙ʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. לְבֵיתlĕbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  6. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  7. צְבָא֔וֹתṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  8. וְאֶלwĕʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  9. הַנְּבִיאִ֖יםhannĕbîʾîmnabiy': a prophet; (generally) inspired manH5030
  10. לֵאמֹ֑רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  11. הַֽאֶבְכֶּה֙haʾebkehbakah: to weep; (generally) to bemoanH1058
  12. בַּחֹ֣דֶשׁbaḥōdešchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  13. הַחֲמִשִׁ֔יhaḥămišîchamiyshiy: fifth; also a fifthH2549
  14. הִנָּזֵ֕רhinnāzērnazar: to hold aloof, i.e. (intransitivey) abstain (from food and drink, from impurity, and even from divine worship...H5144
  15. כַּאֲשֶׁ֣רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  16. עָשִׂ֔יתִיʿāśîtî`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  17. זֶ֖הzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  18. כַּמֶּ֥הkammemah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  19. שָׁנִֽים׃šānîmshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
4
  1. וַיְהִ֛יwayhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. דְּבַרdĕbardabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  3. יְהוָ֥הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. צְבָא֖וֹתṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  5. אֵלַ֥יʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  6. לֵאמֹֽר׃lēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
5
  1. אֱמֹר֙ʾĕmōramar: to say (used with great latitude)H559
  2. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  4. עַ֣םʿam`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  5. הָאָ֔רֶץhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  6. וְאֶלwĕʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. הַכֹּהֲנִ֖יםhakkōhănîmkohen: (literally) one officiating, a priest; (also, by courtesy) an acting priest (although a layman)H3548
  8. לֵאמֹ֑רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  9. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  10. צַמְתֶּ֨םṣamtemtsuwm: to cover over (the mouth), i.e. to fastH6684
  11. וְסָפ֜וֹדwĕsāpôdcaphad: (properly) to tear the hair and beat the breasts (as Orientals do in grief)H5594
  12. בַּחֲמִישִׁ֣יbaḥămîšîchamiyshiy: fifth; also a fifthH2549
  13. וּבַשְּׁבִיעִ֗יûbaššĕbîʿîshbiy`iy: seventhH7637
  14. וְזֶה֙wĕzehzeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  15. שִׁבְעִ֣יםšibʿîmshib`iym.: seventyH7657
  16. שָׁנָ֔הšānâshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  17. הֲצ֥וֹםhăṣômtsuwm: to cover over (the mouth), i.e. to fastH6684
  18. צַמְתֻּ֖נִיṣamtunîtsuwm: to cover over (the mouth), i.e. to fastH6684
  19. אָֽנִי׃ʾānîaniy: IH589
6
  1. וְכִ֥יwĕkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. תֹאכְל֖וּtōʾkĕlûakal: to eat (literally or figuratively)H398
  3. וְכִ֣יwĕkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. תִשְׁתּ֑וּtištûshathah: to imbibe (literally or figuratively)H8354
  5. הֲל֤וֹאhălôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. אַתֶּם֙ʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  7. הָאֹ֣כְלִ֔יםhāʾōkĕlîmakal: to eat (literally or figuratively)H398
  8. וְאַתֶּ֖םwĕʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  9. הַשֹּׁתִֽים׃haššōtîmshathah: to imbibe (literally or figuratively)H8354
7
  1. הֲל֣וֹאhălôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. הַדְּבָרִ֗יםhaddĕbārîmdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  4. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. קָרָ֤אqārāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  6. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  7. בְּיַד֙bĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  8. הַנְּבִיאִ֣יםhannĕbîʾîmnabiy': a prophet; (generally) inspired manH5030
  9. הָרִֽאשֹׁנִ֔יםhāriʾšōnîmri'shown: first, in place, time or rank (as adjective or noun)H7223
  10. בִּהְי֤וֹתbihyôthayah: to exist; to be or becomeH1961
  11. יְרוּשָׁלִַ֙ם֙yĕrûšālaimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
  12. יֹשֶׁ֣בֶתyōšebetyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  13. וּשְׁלֵוָ֔הûšĕlēwâshalev: tranquil; (in a bad sense) carelessH7961
  14. וְעָרֶ֖יהָwĕʿārêhā`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  15. סְבִיבֹתֶ֑יהָsĕbîbōtêhācabiyb: (as noun) a circle, neighbour, or environsH5439
  16. וְהַנֶּ֥גֶבwĕhannegebnegeb: the south (from its drought)H5045
  17. וְהַשְּׁפֵלָ֖הwĕhaššĕpēlâshphelah: Lowland, i.e. (with the article) the maritime slope of IsraelH8219
  18. יֹשֵֽׁב׃yōšēbyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
8
  1. וַֽיְהִי֙wayhiyhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. דְּבַרdĕbardabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  3. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  5. זְכַרְיָ֖הzĕkaryâZkaryah: Jah has remembered; Zecarjah, the name of twenty-nine IsraelitesH2148
  6. לֵאמֹֽר׃lēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
9
  1. כֹּ֥הkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  2. אָמַ֛רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. יְהוָ֥הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. צְבָא֖וֹתṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  5. לֵאמֹ֑רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  6. מִשְׁפַּ֤טmišpaṭmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  7. אֱמֶת֙ʾĕmetemeth: stability; (figuratively) certainty, truth, trustworthinessH571
  8. שְׁפֹ֔טוּšĕpōṭûshaphat: to judge, i.e. pronounce sentence (for or against)H8199
  9. וְחֶ֣סֶדwĕḥesedcheced: kindness; (by implication, towards God) pietyH2617
  10. וְרַֽחֲמִ֔יםwĕraḥămîmracham: compassion (in the plural); (by extension) the womb (as cherishing the fetus)H7356
  11. עֲשׂ֖וּʿăśû`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  12. אִ֥ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  13. אֶתʾeteth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  14. אָחִֽיו׃ʾāḥîwach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
10
  1. וְאַלְמָנָ֧הwĕʾalmānâalmanah: a widow; (also) a desolate placeH490
  2. וְיָת֛וֹםwĕyātômyathowm: a bereaved personH3490
  3. גֵּ֥רgērger: (properly) a guest; (by implication) a foreignerH1616
  4. וְעָנִ֖יwĕʿānî`aniy: depressed, in mind or circumstances (practically the same as H6035, although the margin constantly disputes...H6041
  5. אַֽלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  6. תַּעֲשֹׁ֑קוּtaʿăšōqû`ashaq: to press upon, i.e. oppress, defraud, violate, overflowH6231
  7. וְרָעַת֙wĕrāʿatra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  8. אִ֣ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  9. אָחִ֔יוʾāḥîwach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  10. אַֽלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  11. תַּחְשְׁב֖וּtaḥšĕbûchashab: (properly) to plait or interpenetrate, i.e. (literally) to weave or (gen.) to fabricateH2803
  12. בִּלְבַבְכֶֽם׃bilbabkemlebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
11
  1. וַיְמָאֲנ֣וּwaymāʾănûma'en: to refuseH3985
  2. לְהַקְשִׁ֔יבlĕhaqšîbqashab: to prick up the ears, i.e. hearkenH7181
  3. וַיִּתְּנ֥וּwayyittĕnûnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  4. כָתֵ֖ףkātēpkatheph: the shoulder (proper, i.e. upper end of the armH3802
  5. סֹרָ֑רֶתsōrāretcarar: to turn away, i.e. (morally) be refractoryH5637
  6. וְאָזְנֵיהֶ֖םwĕʾoznêhemozen: broadness; (concretely) the ear (from its form in man)H241
  7. הִכְבִּ֥ידוּhikbîdûkabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  8. מִשְּׁמֽוֹעַ׃miššĕmôaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
12
  1. וְלִבָּ֞םwĕlibbāmleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  2. שָׂ֣מוּśāmûsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  3. שָׁמִ֗ירšāmîrshamiyr: a thorn; (from its keenness for scratching) a gem, probably the diamondH8068
  4. מִ֠שְּׁמוֹעַmiššĕmôaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  5. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. הַתּוֹרָ֤הhattôrâtowrah: a precept or statute, especially the Decalogue or PentateuchH8451
  7. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  8. הַדְּבָרִים֙haddĕbārîmdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  9. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  10. שָׁלַ֜חšālaḥshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  11. יְהוָ֤הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  12. צְבָאוֹת֙ṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  13. בְּרוּח֔וֹbĕrûḥôruwach: wind; by resemblance breath, i.e. a sensible (or even violent) exhalationH7307
  14. בְּיַ֖דbĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  15. הַנְּבִיאִ֣יםhannĕbîʾîmnabiy': a prophet; (generally) inspired manH5030
  16. הָרִֽאשֹׁנִ֑יםhāriʾšōnîmri'shown: first, in place, time or rank (as adjective or noun)H7223
  17. וַֽיְהִי֙wayhiyhayah: to exist; to be or becomeH1961
  18. קֶ֣צֶףqeṣepqetseph: a splinter (as chipped off); (figuratively) rage or strifeH7110
  19. גָּד֔וֹלgādôlgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
  20. מֵאֵ֖תmēʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  21. יְהוָ֥הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  22. צְבָאֽוֹת׃ṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
13
  1. וַיְהִ֥יwayhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. כַאֲשֶׁרkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. קָרָ֖אqārāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  4. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. שָׁמֵ֑עוּšāmēʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  6. כֵּ֤ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  7. יִקְרְאוּ֙yiqrĕʾûqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  8. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  9. אֶשְׁמָ֔עʾešmāʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  10. אָמַ֖רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  11. יְהוָ֥הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  12. צְבָאֽוֹת׃ṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
14
  1. וְאֵ֣סָעֲרֵ֗םwĕʾēsāʿărēmca`ar: to rush upon; (by implication) to tossH5590
  2. עַ֤לʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  4. הַגּוֹיִם֙haggôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  5. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  6. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  7. יְדָע֔וּםyĕdāʿûmyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  8. וְהָאָ֙רֶץ֙wĕhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  9. נָשַׁ֣מָּהnāšammâshammah: ruin; (by implication) consternationH8047
  10. אַֽחֲרֵיהֶ֔םʾaḥărêhemachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
  11. מֵֽעֹבֵ֖רmēʿōbēr`abar: to cross overH5674
  12. וּמִשָּׁ֑בûmiššābshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  13. וַיָּשִׂ֥ימוּwayyāśîmûsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  14. אֶֽרֶץʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  15. חֶמְדָּ֖הḥemdâchemdah: delightH2532
  16. לְשַׁמָּֽה׃lĕšammâshamem: to stun (or intransitively, grow numb), i.e. devastate or (figuratively) stupefy (both usually in a passive...H8074

View the full Hebrew interlinear for Zechariah 7 →

Strong's words in Zechariah 7 (6)
Strong's H3068 — יְהוָ֜ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 10 times in Zechariah 7.
Strong's H559 — לֵאמֹ֗ר (lēʾmōr)
amar (aw-mar') v. 1. to say (used with great latitude) [a primitive root] KJV: answer, appoint, avouch, bid, boast self, call, certify, challenge, charge, + (at the, give) command(-ment), commune, consider, declare, demand, X desire, determine, X expressly, X indeed, X intend, name, X plainly, promise, publish, report, require, say, speak (against, of), X still, X suppose, talk, tell, term, X that is, X think, use (speech), utter, X verily, X yet.. Appears 9 times in Zechariah 7.
Strong's H1961 — וַֽיְהִי֙ (wayhiy)
hayah (haw-yaw) v. 1. to exist 2. to be or become 3. to come into being, i.e. to happen, to occur (always emphatic, and not a mere copula or auxiliary) [a primitive root] KJV: beacon, X altogether, be. Appears 7 times in Zechariah 7.
Strong's H6635 — צְבָא֔וֹת (ṣĕbāʾôt)
tsaba' (tsaw-baw') (or (feminine) tsbadah {tseb-aw-aw'}) n-m. 1. a mass of persons 2. (figuratively) a mass of things 3. (especially) regularly organized for war (an army) 4. (by implication, literally or figuratively) a campaign 5. (specifically) hardship, worship [from H6633] KJV: appointed time, (+) army, (+) battle, company, host, service, soldiers, waiting upon, war(-fare). Root(s): H6633. Appears 6 times in Zechariah 7.
Strong's H1697 — דְבַר (dĕbar)
dabar (daw-baw') n-m. 1. a word 2. (by implication) a matter (as spoken of) or thing 3. (adverbially) a cause [from H1696] KJV: act, advice, affair, answer, X any such (thing), because of, book, busin. Appears 5 times in Zechariah 7.
Strong's H8085 — מִשְּׁמֽוֹעַ׃ (miššĕmôaʿ)
shama` (shaw-mah') v. 1. to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etc 2. causatively, to tell, etc.) [a primitive root] KJV: X attentively, call (gather) together, X carefully, X certainly, consent, consider, be content, declare, X diligently, discern, give ear, (cause to, let, make to) hear(-ken, tell), X indeed, listen, make (a) noise, (be) obedient, obey, perceive, (make a) proclaim(-ation), publish, regard, report, shew (forth), (make a) sound, X surely, tell, understand, whosoever (heareth), witness.. Appears 4 times in Zechariah 7.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress