Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Ezekiel 7 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,
2 “Ma gị onwe gị, Nwa nke mmadụ, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị ala Izrel: “ ‘Ọgwụgwụ! Ọgwụgwụ abịakwasịla akụkụ anọ nke ala ahụ.
3 Ugbu a ka ọgwụgwụ bịakwasịrị unu. Lee, aga m eme ka iwe m bịakwasị unu; aga m ekpe unu ikpe dịka omume unu si dị, aga m ata unu ahụhụ maka arụ unu niile.
4 Agaghị m enwekwa ọmịiko nʼebe ị nọ, agaghị m emekwara gị ebere, kama aga m ata unu ahụhụ maka omume unu na arụ niile dị nʼetiti unu. “ ‘Mgbe ahụ, unu ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.’
5 “Nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị, “ ‘Oke mbibi, oke mbibi nke a na-anụbeghị ụdị ya mbụ. Lee, ka ọ na-abịa.
6 Ọgwụgwụ abịala! Ọgwụgwụ abịala! Ọ kpalitela onwe ya imegide unu. Lee, ka ọ na-abịa!
7 Oke nsogbu abịakwasịla gị, gị onwe gị bi nʼala ahụ. Oge ahụ abịala! Ụbọchị ahụ dịkwa nso! Ọgbaaghara dị ebe niile, ọ bụghị ọṅụ dị nʼelu ugwu niile.
8 Ejikerela m ịwụkwasị gị ọnụma m nʼahụ mee ka oke iwe m zuo gị ahụ niile. Aga m ekpe gị ikpe dịka omume gị si dị, kwụghachikwa gị nʼihi ibi ndụ rụrụ arụ gị niile.
9 Agaghị m emere gị ebere, agakwaghị m ahapụ ịta gị ahụhụ. Aga m akwụghachi gị dịka omume gị si dị, kwụghachikwa gị nʼihi ibi ndụ rụrụ arụ niile nke dị nʼetiti unu. “ ‘Mgbe ahụ, ị ga-amata na ọ bụ mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, na-eti unu ihe ndị a.
10 “ ‘Lee, ụbọchị ahụ! Lee, ka ọ na-abịa! Oke nsogbu enupụtala, mkpanaka agbala okoko nganga amaala ifuru!
11 Ihe ike ebilitala, mkpọrọ eji ata ndị ajọ omume ahụhụ. O nweghị onye ọbụla nʼime ha nke ga-afọdụ, maọbụ igwe mmadụ maọbụ ụba ha, o nweghịkwa nke bara uru.
12 Mgbe ahụ abịala! Ụbọchị ahụ abịakwala nso. Ka onye na-azụ ahịa ghara ịṅụrị ọṅụ ka onye na-ere ere ghara iru ụjụ, nʼihi na ọnụma ahụ dịrị igwe mmadụ niile.
13 Onye rere ahịa agaghị enwetaghachi ngwa ahịa nke erere ere ọ bụladị dịka onye rere na onye zụrụ na-adị ndụ. Nʼihi na ọhụ nke a gbasara igwe mmadụ niile bụ nke a na-apụghị ịgbanwe. Nʼihi mmehie ha niile, o nweghị onye nʼime ha nke pụrụ ichebe ndụ ya.
14 “ ‘Ha afụọla opi ike, ha edoziela ihe niile ma o nweghị onye ga-aga ibu agha nʼihi na ọnụma m dịkwasịrị igwe mmadụ ahụ niile.
15 Mma agha dị nʼezi; ajọ ọrịa na-efe efe na ụnwụ dịkwa nʼime. Onye nọ nʼọhịa ga-anwụ site na mma agha, ndị nọ nʼime obodo ukwu ka ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-eripịa.
16 Ma ndị gbapụrụ agbapụ ga-agbaga nọrọ nʼugwu. Ọ bụ dịka nduru nke ndagwurugwu, ha niile ga-asụ ude akwa, onye ọbụla nʼihi mmehie ha.
17 Aka niile ga-akụda, ikpere niile ka a ga-eji amịrị nyụdee.
18 Ha ga-eyikwasị akwa mkpe, oke ihe egwu ga-ekpuchi ha. Ọ bụkwa ihu niile ka ihere ga-ekpuchi, a ga-akpụchakwa isi niile.
19 “ ‘Ha ga-etufu ọlaọcha ha niile nʼokporoụzọ niile, ọlaedo ha ga-aghọkwa ihe na-adịghị ọcha. Ọlaọcha na ọlaedo ha agaghị enwe ike napụta ha nʼụbọchị nrubiga oke nke oke iwe Onyenwe anyị. Ha agaghị eme ka agụ gharakwa ịgụ ha, maọbụ mee ka afọ ju ha, nʼihi na ọ bụụrụ ha ihe ịsọ ngọngọ nke ịdaba na mmehie.
20 Ihe ịchọ mma ha ghọọrọ ha ihe ịkpa nganga, ha jikwa ya mepụta arụsị rụrụ arụ ha dị iche iche. Ha ji ya metakwa oyiyi ihe arụ niile jọgburu onwe ya; ya mere, aga m eme ka ọ bụụrụ ha ihe rụrụ arụ.
21 Aga m ewere akụnụba ha nye ndị mba ọzọ dịka ihe apụnatara nʼagha, nyekwa ya ndị ajọ omume nke ụwa dịka ihe nkwata ndị ga-emerụ ya.
22 Aga m esite nʼebe ha nọ wezuga ihu m ndị ohi ga-emerụkwa ebe ahụ m kpọrọ ihe dị oke ọnụahịa. Ha ga-abata nʼime ya merụọkwa ya.
23 “ ‘Kwadoonụ ụdọ igwe. Nʼihi na ala ha jupụtara nʼigbu ọchụ na ịwụsa ọbara, obodo ahụ jupụtara nʼihe ike.
24 Aga m akpọta mba ndị ahụ jọgburu onwe ha ka ha bịa nwetara onwe ha ụlọ ha niile. Aga m eme ka mpako nke ndị bụ dike kwụsị, meekwa ka ebe nsọ ha niile bụrụ ebe e merụrụ emerụ.
25 Mgbe ihe mmekpa ahụ bịara, ha ga-achọ udo ma o nweghị nke ga-adị.
26 Mbibi ga-esochi mbibi, akụkọ na-enweghị isi ga-esochikwa akụkọ na-enweghị isi. Ha ga-agagharị na-achọ ọhụ site nʼaka onye amụma, ntụziaka onye nchụaja ga-akwụsị, ndụmọdụ nke ndị okenye agaghị adịkwa.
27 Eze ga-eru ụjụ, nwa eze ga-eyikwasị ịda mba nke obi dịka uwe, aka ga-ama ndị ala ahụ niile jijiji nʼihi egwu. Aga m emeso ha dịka omume ha si dị, aga m ekpekwa ha ikpe dịka ihe ha kwenyeere si dị. “ ‘Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.’ ”
Chapter information and study resources

Listen to Ezekiel 7 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Ezekiel 7

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Ezekiel 7. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Ezekiel 7 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 7 cross-references.

Cross-references in Ezekiel 7 (7)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Ezekiel 7:1–27 (342 words)
1
  1. וַיְהִ֥יwayhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. דְבַרdĕbardabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  3. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. אֵלַ֥יʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  5. לֵאמֹֽר׃lēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
2
  1. וְאַתָּ֣הwĕʾattâattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  2. בֶןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  3. אָדָ֗םʾādāmadam: ruddy i.e. a human being (an individual or the species, mankind, etc.)H120
  4. כֹּהkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  5. אָמַ֞רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  6. אֲדֹנָ֧יʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  7. יְהוִ֛הyĕhwiYhovih: GodH3069
  8. לְאַדְמַ֥תlĕʾadmatadamah: soil (from its general redness)H127
  9. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  10. קֵ֑ץqēṣqets: an extremity; adverbially (with prepositional prefix) afterH7093
  11. בָּ֣אbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  12. הַקֵּ֔ץhaqqēṣqets: an extremity; adverbially (with prepositional prefix) afterH7093
  13. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  14. אַרְבַּ֖עתʾarbaʿtarba`: fourH702
  15. כַּנְפ֥וֹתkanpôtkanaph: an edge or extremityH3671
  16. הָאָֽרֶץ׃hāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
3
  1. עַתָּה֙ʿattāh`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  2. הַקֵּ֣ץhaqqēṣqets: an extremity; adverbially (with prepositional prefix) afterH7093
  3. עָלַ֔יִךְʿālayik`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  4. וְשִׁלַּחְתִּ֤יwĕšillaḥtîshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  5. אַפִּי֙ʾappiyaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  6. בָּ֔ךְbāk
  7. וּשְׁפַטְתִּ֖יךְûšĕpaṭtîkshaphat: to judge, i.e. pronounce sentence (for or against)H8199
  8. כִּדְרָכָ֑יִךְkidrākāyikderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  9. וְנָתַתִּ֣יwĕnātattînathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  10. עָלַ֔יִךְʿālayik`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  11. אֵ֖תʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  13. תּוֹעֲבוֹתָֽיִךְ׃tôʿăbôtāyiktow`ebah: (properly) something disgusting; (morally, as noun) an abhorrenceH8441
4
  1. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. תָח֥וֹסtāḥôschuwc: (properly) to cover, i.e. (figuratively) to compassionateH2347
  3. עֵינִ֛יʿênî`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  4. עָלַ֖יִךְʿālayik`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. אֶחְמ֑וֹלʾeḥmôlchamal: to commiserate; (by implication) to spareH2550
  7. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  8. דְרָכַ֜יִךְdĕrākayikderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  9. עָלַ֣יִךְʿālayik`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  10. אֶתֵּ֗ןʾettēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  11. וְתוֹעֲבוֹתַ֙יִךְ֙wĕtôʿăbôtayiktow`ebah: (properly) something disgusting; (morally, as noun) an abhorrenceH8441
  12. בְּתוֹכֵ֣ךְbĕtôkēktavek: a bisection; (by implication) the centreH8432
  13. תִּֽהְיֶ֔יןָtihĕyênāhayah: to exist; to be or becomeH1961
  14. וִידַעְתֶּ֖םwîdaʿtemyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  15. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  16. אֲנִ֥יʾănîaniy: IH589
  17. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
5
  1. כֹּ֥הkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  2. אָמַ֖רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  3. אֲדֹנָ֣יʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  4. יְהוִ֑הyĕhwiYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. רָעָ֛הrāʿâra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  6. אַחַ֥תʾaḥatechad: (properly) united, i.e. one; (as an ordinal) firstH259
  7. רָעָ֖הrāʿâra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  8. הִנֵּ֥הhinnēhinneh: lo!H2009
  9. בָאָֽה׃bāʾâbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
6
  1. קֵ֣ץqēṣqets: an extremity; adverbially (with prepositional prefix) afterH7093
  2. בָּ֔אbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  3. בָּ֥אbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  4. הַקֵּ֖ץhaqqēṣqets: an extremity; adverbially (with prepositional prefix) afterH7093
  5. הֵקִ֣יץhēqîṣquwts: to awake (literally or figuratively)H6974
  6. אֵלָ֑יִךְʾēlāyikel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. הִנֵּ֖הhinnēhinneh: lo!H2009
  8. בָּאָֽה׃bāʾâbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
7
  1. בָּ֧אָהbāʾâbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. הַצְּפִירָ֛הhaṣṣĕpîrâtsphiyrah: a crown (as encircling the head); also a turn of affairs (i.e. mishap)H6843
  3. אֵלֶ֖יךָʾēlêkāel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  4. יוֹשֵׁ֣בyôšēbyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  5. הָאָ֑רֶץhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  6. בָּ֣אbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  7. הָעֵ֗תhāʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  8. קָר֛וֹבqārôbqarowb: near (in place, kindred or time)H7138
  9. הַיּ֥וֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  10. מְהוּמָ֖הmĕhûmâmhuwmah: confusion or uproarH4103
  11. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  12. הֵ֥דhēdhed: a shoutH1906
  13. הָרִֽים׃hārîmhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
8
  1. עַתָּ֣הʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  2. מִקָּר֗וֹבmiqqārôbqarowb: near (in place, kindred or time)H7138
  3. אֶשְׁפּ֤וֹךְʾešpôkshaphak: to spill forth (blood, a libation, liquid metal)H8210
  4. חֲמָתִי֙ḥămātiychemah: heat; (figuratively) anger, poison (from its fever)H2534
  5. עָלַ֔יִךְʿālayik`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  6. וְכִלֵּיתִ֤יwĕkillêtîkalah: to end, whether intransitive (to cease, be finished, perish) or transitived (to complete, prepare, consume)H3615
  7. אַפִּי֙ʾappiyaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  8. בָּ֔ךְbāk
  9. וּשְׁפַטְתִּ֖יךְûšĕpaṭtîkshaphat: to judge, i.e. pronounce sentence (for or against)H8199
  10. כִּדְרָכָ֑יִךְkidrākāyikderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  11. וְנָתַתִּ֣יwĕnātattînathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  12. עָלַ֔יִךְʿālayik`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  13. אֵ֖תʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  14. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  15. תּוֹעֲבוֹתָֽיִךְ׃tôʿăbôtāyiktow`ebah: (properly) something disgusting; (morally, as noun) an abhorrenceH8441
9
  1. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. תָח֥וֹסtāḥôschuwc: (properly) to cover, i.e. (figuratively) to compassionateH2347
  3. עֵינִ֖יʿênî`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  4. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. אֶחְמ֑וֹלʾeḥmôlchamal: to commiserate; (by implication) to spareH2550
  6. כִּדְרָכַ֜יִךְkidrākayikderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  7. עָלַ֣יִךְʿālayik`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  8. אֶתֵּ֗ןʾettēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  9. וְתוֹעֲבוֹתַ֙יִךְ֙wĕtôʿăbôtayiktow`ebah: (properly) something disgusting; (morally, as noun) an abhorrenceH8441
  10. בְּתוֹכֵ֣ךְbĕtôkēktavek: a bisection; (by implication) the centreH8432
  11. תִּֽהְיֶ֔יןָtihĕyênāhayah: to exist; to be or becomeH1961
  12. וִֽידַעְתֶּ֕םwîdaʿtemyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  13. כִּ֛יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  14. אֲנִ֥יʾănîaniy: IH589
  15. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  16. מַכֶּֽה׃makkenakah: to strike (lightly or severely, literally or figuratively)H5221
10
  1. הִנֵּ֥הhinnēhinneh: lo!H2009
  2. הַיּ֖וֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. הִנֵּ֣הhinnēhinneh: lo!H2009
  4. בָאָ֑הbāʾâbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  5. יָֽצְאָה֙yāṣĕʾāhyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  6. הַצְּפִרָ֔הhaṣṣĕpirâtsphiyrah: a crown (as encircling the head); also a turn of affairs (i.e. mishap)H6843
  7. צָ֚ץṣāṣtsuwts: to twinkle, i.e. glance; by analogy, to blossom (figuratively, flourish)H6692
  8. הַמַּטֶּ֔הhammaṭṭematteh: a branch (as extending); (figuratively) a tribeH4294
  9. פָּרַ֖חpāraḥparach: to break forth as a bud, i.e. bloom; (generally) to spreadH6524
  10. הַזָּדֽוֹן׃hazzādônzadown: arroganceH2087
11
  1. הֶחָמָ֥ס׀heḥāmāschamac: violence; (by implication) wrongH2555
  2. קָ֖םqāmquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  3. לְמַטֵּהlĕmaṭṭēmatteh: a branch (as extending); (figuratively) a tribeH4294
  4. רֶ֑שַׁעrešaʿresha`: a wrong (especially moral)H7562
  5. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. מֵהֶ֞םmēhemhem: they (only used when emphatic)H1992
  7. וְלֹ֧אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. מֵהֲמוֹנָ֛םmēhămônāmhamown: a noise, tumult, crowd; also disquietude, wealthH1995
  9. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  10. מֶהֱמֵהֶ֖םmehĕmēhemhem: abundance, i.e. wealthH1991
  11. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  12. נֹ֥הַּnōahnoahh: lamentationH5089
12
  1. בָּ֤אbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. הָעֵת֙hāʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  3. הִגִּ֣יעַhiggîaʿnaga`: (properly) to touch, i.e. lay the hand upon (for any purposeH5060
  4. הַיּ֔וֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  5. הַקּוֹנֶה֙haqqônehqanah: to erect, i.e. create; by extension, to procure, especially by purchase (causatively, sell)H7069
  6. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  7. יִשְׂמָ֔חyiśmāḥsamach: probably to brighten up, i.e. (figuratively) be (causatively, make) blithe or gleesomeH8055
  8. וְהַמּוֹכֵ֖רwĕhammôkērmakar: to sell, literally (as merchandise, a daughter in marriage, into slavery), or figuratively (to surrender)H4376
  9. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  10. יִתְאַבָּ֑לyitʾabbālabal: to bewailH56
  11. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  12. חָר֖וֹןḥārôncharown: a burning of angerH2740
  13. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  14. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  15. הֲמוֹנָֽהּ׃hămônāhhamown: a noise, tumult, crowd; also disquietude, wealthH1995
13
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. הַמּוֹכֵ֗רhammôkērmakar: to sell, literally (as merchandise, a daughter in marriage, into slavery), or figuratively (to surrender)H4376
  3. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  4. הַמִּמְכָּר֙hammimkārmimkar: merchandise; abstractly, a sellingH4465
  5. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  6. יָשׁ֔וּבyāšûbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  7. וְע֥וֹדwĕʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  8. בַּחַיִּ֖יםbaḥayyîmchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  9. חַיָּתָ֑םḥayyātāmchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  10. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  11. חָז֤וֹןḥāzônchazown: a sight (mentally), i.e. a dream, revelation, or oracleH2377
  12. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  13. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  14. הֲמוֹנָהּ֙hămônāhhamown: a noise, tumult, crowd; also disquietude, wealthH1995
  15. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  16. יָשׁ֔וּבyāšûbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  17. וְאִ֧ישׁwĕʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  18. בַּעֲוֺנ֛וֹbaʿăwōnô`avon: perversity, i.e. (moral) evilH5771
  19. חַיָּת֖וֹḥayyātôchay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  20. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  21. יִתְחַזָּֽקוּ׃yitḥazzāqûchazaq: to fasten uponH2388
14
  1. תָּקְע֤וּtoqʿûtaqa`: to clatter, i.e. slap (the hands together), clang (an instrument)H8628
  2. בַתָּק֙וֹעַ֙battāqôʿataqowa`: a trumpetH8619
  3. וְהָכִ֣יןwĕhākînkuwn: (properly) to be erect (i.e. stand perpendicular)H3559
  4. הַכֹּ֔לhakkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  5. וְאֵ֥יןwĕʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  6. הֹלֵ֖ךְhōlēkhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  7. לַמִּלְחָמָ֑הlammilḥāmâmilchamah: a battle (i.e. the engagement); (generally) war (i.e. warfare)H4421
  8. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  9. חֲרוֹנִ֖יḥărônîcharown: a burning of angerH2740
  10. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  11. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  12. הֲמוֹנָֽהּ׃hămônāhhamown: a noise, tumult, crowd; also disquietude, wealthH1995
15
  1. הַחֶ֣רֶבhaḥerebchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
  2. בַּח֔וּץbaḥûṣchuwts: (properly) separate by a wall, i.e. outside, outdoorsH2351
  3. וְהַדֶּ֥בֶרwĕhaddeberdeber: a pestilenceH1698
  4. וְהָרָעָ֖בwĕhārāʿābra`ab: hunger (more or less extensive)H7458
  5. מִבָּ֑יִתmibbāyitbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  6. אֲשֶׁ֤רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. בַּשָּׂדֶה֙baśśādehsadeh: a field (as flat)H7704
  8. בַּחֶ֣רֶבbaḥerebchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
  9. יָמ֔וּתyāmûtmuwth: (literally or figuratively) to die; (causatively) to killH4191
  10. וַאֲשֶׁ֣רwaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  11. בָּעִ֔ירbāʿîr`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  12. רָעָ֥בrāʿābra`ab: hunger (more or less extensive)H7458
  13. וָדֶ֖בֶרwādeberdeber: a pestilenceH1698
  14. יֹאכֲלֶֽנּוּ׃yōʾkălennûakal: to eat (literally or figuratively)H398
16
  1. וּפָֽלְטוּ֙ûpālĕṭûpalat: to slip out, i.e. escape; causatively, to deliverH6403
  2. פְּלִ֣יטֵיהֶ֔םpĕlîṭêhempaliyt: a refugeeH6412
  3. וְהָי֣וּwĕhāyûhayah: to exist; to be or becomeH1961
  4. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  5. הֶהָרִ֗יםhehārîmhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  6. כְּיוֹנֵ֧יkĕyônêyownah: a dove (apparently from the warmth of their mating)H3123
  7. הַגֵּאָי֛וֹתhaggēʾāyôtgay': a gorge (from its lofty sides; (hence) narrow, but not a gully or winter-torrent)H1516
  8. כֻּלָּ֖םkullāmkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  9. הֹמ֑וֹתhōmôthamah: to make a loud sound like Engl. "hum"); (by implication) to be in great commotion or tumult, to rage, war, moan...H1993
  10. אִ֖ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  11. בַּעֲוֺנֽוֹ׃baʿăwōnô`avon: perversity, i.e. (moral) evilH5771
17
  1. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  2. הַיָּדַ֖יִםhayyādayimyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  3. תִּרְפֶּ֑ינָהtirpênâraphah: to slacken (in many applications, literal or figurative)H7503
  4. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  5. בִּרְכַּ֖יִםbirkayimberek: a kneeH1290
  6. תֵּלַ֥כְנָהtēlaknâhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  7. מָּֽיִם׃māyimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
18
  1. וְחָגְר֣וּwĕḥogrûchagar: to gird on (as a belt, armor, etc.)H2296
  2. שַׂקִּ֔יםśaqqîmsaq: (properly) a mesh (as allowing a liquid to run through), i.e. coarse loose cloth or sacking (used in mourning and...H8242
  3. וְכִסְּתָ֥הwĕkissĕtâkacah: (properly) to plump, i.e. fill up hollowsH3680
  4. אוֹתָ֖םʾôtāmeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  5. פַּלָּצ֑וּתpallāṣûtpallatsuwth: affrightH6427
  6. וְאֶ֤לwĕʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  8. פָּנִים֙pānîmpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  9. בּוּשָׁ֔הbûšâbuwshah: shameH955
  10. וּבְכָלûbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. רָאשֵׁיהֶ֖םrāʾšêhemro'sh: the head (as most easily shaken), whether literal or figurative (in many applications, of place, time, rank...H7218
  12. קָרְחָֽה׃qorḥâqorchah: baldnessH7144
19
  1. כַּסְפָּ֞םkaspāmkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  2. בַּחוּצ֣וֹתbaḥûṣôtchuwts: (properly) separate by a wall, i.e. outside, outdoorsH2351
  3. יַשְׁלִ֗יכוּyašlîkûshalak: to throw out, down or away (literally or figuratively)H7993
  4. וּזְהָבָם֮ûzĕhābāmzahab: gold; (figuratively) golden, something gold-colored (i.e. yellow) such as oil or a clear, sunny skyH2091
  5. לְנִדָּ֣הlĕniddâniddah: (properly) rejection; (by implication) impurityH5079
  6. יִֽהְיֶה֒yihĕyehhayah: to exist; to be or becomeH1961
  7. כַּסְפָּ֨םkaspāmkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  8. וּזְהָבָ֜םûzĕhābāmzahab: gold; (figuratively) golden, something gold-colored (i.e. yellow) such as oil or a clear, sunny skyH2091
  9. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  10. יוּכַ֣לyûkalyakol: to be able; (literally) can, couldH3201
  11. לְהַצִּילָ֗םlĕhaṣṣîlāmnatsal: to snatch away, whether in a good or a bad senseH5337
  12. בְּיוֹם֙bĕyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  13. עֶבְרַ֣תʿebrat`ebrah: an outburst of passionH5678
  14. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  15. נַפְשָׁם֙napšāmnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  16. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  17. יְשַׂבֵּ֔עוּyĕśabbēʿûsaba`: to sate, i.e. fill to satisfaction (literally or figuratively)H7646
  18. וּמֵעֵיהֶ֖םûmēʿêhemme`ah: used only in plural the intestines, or (collectively) the abdomen, figuratively, sympathyH4578
  19. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  20. יְמַלֵּ֑אוּyĕmallēʾûmale': to fill or (intransitively) be full of, in a wide application (literally and figuratively)H4390
  21. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  22. מִכְשׁ֥וֹלmikšôlmikshowl: a stumbling-block, literally or figuratively (obstacle, enticement (specifically an idol), scruple)H4383
  23. עֲוֹנָ֖םʿăwōnām`avon: perversity, i.e. (moral) evilH5771
  24. הָיָֽה׃hāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
20
  1. וּצְבִ֤יûṣĕbîtsbiy: splendor (as conspicuous); also a gazelle (as beautiful)H6643
  2. עֶדְיוֹ֙ʿedyô`adiy: finery; (generally) an outfitH5716
  3. לְגָא֣וֹןlĕgāʾônga'own: the same as H1346H1347
  4. שָׂמָ֔הוּśāmāhûsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  5. וְצַלְמֵ֧יwĕṣalmêtselem: a phantom, i.e. (figuratively) illusion, resemblanceH6754
  6. תוֹעֲבֹתָ֛םtôʿăbōtāmtow`ebah: (properly) something disgusting; (morally, as noun) an abhorrenceH8441
  7. שִׁקּוּצֵיהֶ֖םšiqqûṣêhemshiqquwts: disgusting, i.e. filthy; (especially) idolatrousH8251
  8. עָ֣שׂוּʿāśû`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  9. ב֑וֹbô
  10. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  11. כֵּ֛ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  12. נְתַתִּ֥יוnĕtattîwnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  13. לָהֶ֖םlāhem
  14. לְנִדָּֽה׃lĕniddâniddah: (properly) rejection; (by implication) impurityH5079
21
  1. וּנְתַתִּ֤יוûnĕtattîwnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  2. בְּיַֽדbĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  3. הַזָּרִים֙hazzārîmzuwr: to turn aside (especially for lodging); hence to be a foreigner, strange, profaneH2114
  4. לָבַ֔זlābazbaz: plunderH957
  5. וּלְרִשְׁעֵ֥יûlĕrišʿêrasha`: morally wrong; (concretely) an (actively) bad personH7563
  6. הָאָ֖רֶץhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  7. לְשָׁלָ֑לlĕšālālshalal: bootyH7998
  8. וְחִלְּלֽוּהֻ׃wĕḥillĕlûhuchalal: (properly) to bore; (by implication) to wound, to dissolveH2490
22
  1. וַהֲסִבּוֹתִ֤יwahăsibbôtîcabab: to revolve, surround, or border; used in various applications, literally and figuratively (as follows)H5437
  2. פָנַי֙pānaypaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  3. מֵהֶ֔םmēhemhem: they (only used when emphatic)H1992
  4. וְחִלְּל֖וּwĕḥillĕlûchalal: (properly) to bore; (by implication) to wound, to dissolveH2490
  5. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. צְפוּנִ֑יṣĕpûnîtsaphan: to hide (by covering over); (by implication) to hoard or reserveH6845
  7. וּבָאוּûbāʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  8. בָ֥הּbāh
  9. פָּרִיצִ֖יםpārîṣîmpriyts: violent, i.e. a tyrantH6530
  10. וְחִלְּלֽוּהָ׃wĕḥillĕlûhāchalal: (properly) to bore; (by implication) to wound, to dissolveH2490
23
  1. עֲשֵׂ֖הʿăśē`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  2. הָֽרַתּ֑וֹקhārattôqrattowq: a chainH7569
  3. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. הָאָ֗רֶץhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  5. מָֽלְאָה֙mālĕʾāhmale': to fill or (intransitively) be full of, in a wide application (literally and figuratively)H4390
  6. מִשְׁפַּ֣טmišpaṭmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  7. דָּמִ֔יםdāmîmdam: blood (as that which when shed causes death) of man or an animalH1818
  8. וְהָעִ֖ירwĕhāʿîr`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  9. מָלְאָ֥הmolʾâmale': to fill or (intransitively) be full of, in a wide application (literally and figuratively)H4390
  10. חָמָֽס׃ḥāmāschamac: violence; (by implication) wrongH2555
24
  1. וְהֵֽבֵאתִי֙wĕhēbēʾtiybow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. רָעֵ֣יrāʿêra`: bad or (as noun) evil (natural or moral)H7451
  3. גוֹיִ֔םgôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  4. וְיָרְשׁ֖וּwĕyoršûyarash: to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place)H3423
  5. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. בָּֽתֵּיהֶ֑םbāttêhembayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  7. וְהִשְׁבַּתִּי֙wĕhišbattiyshabath: to repose, i.e. desist from exertion; used in many implied relations (causative, figurative or specific)H7673
  8. גְּא֣וֹןgĕʾônga'own: the same as H1346H1347
  9. עַזִּ֔יםʿazzîm`az: strong, vehement, harshH5794
  10. וְנִחֲל֖וּwĕniḥălûchalal: (properly) to bore; (by implication) to wound, to dissolveH2490
  11. מְקַֽדְשֵׁיהֶֽם׃mĕqadšêhemqadash: to be (causatively, make, pronounce or observe as) clean (ceremonially or morally)H6942
25
  1. קְפָ֖דָהqĕpādâqphadah: shrinking, i.e., terrorH7089
  2. בָ֑אbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  3. וּבִקְשׁ֥וּûbiqšûbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  4. שָׁל֖וֹםšālômshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
  5. וָאָֽיִן׃wāʾāyinayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
26
  1. הוָֹ֤הhôâhovah: ruinH1943
  2. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. הוָֹה֙hôāhhovah: ruinH1943
  4. תָּב֔וֹאtābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  5. וּשְׁמֻעָ֥הûšĕmuʿâshmuw`ah: something heard, i.e. an announcementH8052
  6. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. שְׁמוּעָ֖הšĕmûʿâshmuw`ah: something heard, i.e. an announcementH8052
  8. תִּֽהְיֶ֑הtihĕyehayah: to exist; to be or becomeH1961
  9. וּבִקְשׁ֤וּûbiqšûbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  10. חָזוֹן֙ḥāzônchazown: a sight (mentally), i.e. a dream, revelation, or oracleH2377
  11. מִנָּבִ֔יאminnābîʾnabiy': a prophet; (generally) inspired manH5030
  12. וְתוֹרָה֙wĕtôrāhtowrah: a precept or statute, especially the Decalogue or PentateuchH8451
  13. תֹּאבַ֣דtōʾbadabad: (properly) to wander away, i.e. lose oneselfH6
  14. מִכֹּהֵ֔ןmikkōhēnkohen: (literally) one officiating, a priest; (also, by courtesy) an acting priest (although a layman)H3548
  15. וְעֵצָ֖הwĕʿēṣâ`etsah: advice; (by implication) planH6098
  16. מִזְּקֵנִֽים׃mizzĕqēnîmzaqen: oldH2205
27
  1. הַמֶּ֣לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  2. יִתְאַבָּ֗לyitʾabbālabal: to bewailH56
  3. וְנָשִׂיא֙wĕnāśîʾnasiy': (properly) an exalted one, i.e. a king or sheikH5387
  4. יִלְבַּ֣שׁyilbašlabash: (properly) wrap around; (by implication) to put on a garment or clothe (oneself, or another), literally or...H3847
  5. שְׁמָמָ֔הšĕmāmâshmamah: devastation; (figuratively) astonishmentH8077
  6. וִידֵ֥יwîdêyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  7. עַםʿam`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  8. הָאָ֖רֶץhāʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  9. תִּבָּהַ֑לְנָהtibbāhalnâbahal: to tremble inwardly (or palpitate); (figuratively) to be (suddenly) alarmed or agitatedH926
  10. מִדַּרְכָּ֞םmiddarkāmderek: a road (as trodden); (figuratively) a course of life or mode of action, often adverbH1870
  11. אֶעֱשֶׂ֤הʾeʿĕśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  12. אֹתָם֙ʾōtāmeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  13. וּבְמִשְׁפְּטֵיהֶ֣םûbĕmišpĕṭêhemmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  14. אֶשְׁפְּטֵ֔םʾešpĕṭēmshaphat: to judge, i.e. pronounce sentence (for or against)H8199
  15. וְיָדְע֖וּwĕyodʿûyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  16. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  17. אֲנִ֥יʾănîaniy: IH589
  18. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068

View the full Hebrew interlinear for Ezekiel 7 →

Strong's words in Ezekiel 7 (6)
Strong's H935 — בָּ֣א (bāʾ)
bow' (bo) v. 1. to go or come (in a wide variety of applications) [a primitive root] KJV: abide, apply, attain, X be, befall, + besiege, bring (forth, in, into, to pass), call, carry, X certainly, (cause, let, thing for) to come (against, in, out, upon, to pass), depart, X doubtless again, + eat, + employ, (cause to) enter (in, into, -tering, -trance, -try), be fallen, fetch, + follow, get, give, go (down, in, to war), grant, + have, X indeed, (in-)vade, lead, lift (up), mention, pull in, put, resort, run (down), send, set, X (well) stricken (in age), X surely, take (in), way.. Appears 13 times in Ezekiel 7.
Strong's H3605 — כָּל (kāl)
kol (kole) (or (Jer. 33) n-m. 1. (properly) the whole 2. (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense) [from H3634] KJV: (in) all (manner, (ye)), altogether, any (manner), enough, every (one, place, thing), howsoever, as many as, (no-)thing, ought, whatsoever, (the) whole, whoso(-ever). Root(s): H3634. Appears 11 times in Ezekiel 7.
Strong's H1961 — וַיְהִ֥י (wayhî)
hayah (haw-yaw) v. 1. to exist 2. to be or become 3. to come into being, i.e. to happen, to occur (always emphatic, and not a mere copula or auxiliary) [a primitive root] KJV: beacon, X altogether, be. Appears 7 times in Ezekiel 7.
Strong's H3068 — יְהוָ֖ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 6 times in Ezekiel 7.
Strong's H5414 — וְנָתַתִּ֣י (wĕnātattî)
nathan (naw-than') v. 1. to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.) [a primitive root] KJV: add, apply, appoint, ascribe, assign, X avenge, X be ((healed)), bestow, bring (forth, hither), cast, cause, charge, come, commit, consider, count, + cry, deliver (up), direct, distribute, do, X doubtless, X without fail, fasten, frame, X get, give (forth, over, up), grant, hang (up), X have, X indeed, lay (unto charge, up), (give) leave, lend, let (out), + lie, lift up, make, + O that, occupy, offer, ordain, pay, perform, place, pour, print, X pull , put (forth), recompense, render, requite, restore, send (out), set (forth), shew, shoot forth (up), + sing, + slander, strike, (sub-)mit, suffer, X surely, X take, thrust, trade, turn, utter, + weep, + willingly, + withdraw, + would (to) God, yield.. Appears 6 times in Ezekiel 7.
Strong's H1870 — כִּדְרָכָ֑יִךְ (kidrākāyik)
derek (deh'-rek) n-m. 1. a road (as trodden) 2. (figuratively) a course of life or mode of action, often adverb [from H1869] KJV: along, away, because of, + by, conversation, custom, (east-)ward, journey, manner, passenger, through, toward, (high-) (path-)way(-side), whither(-soever). Root(s): H1869. Appears 5 times in Ezekiel 7.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress