Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Exodus 15 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Mgbe ahụ, Mosis na ụmụ Izrel bụkuru Onyenwe anyị abụ dị otu a sị, “Aga m abụku Onyenwe anyị abụ nʼihi na o buliela onwe ya elu nke ukwuu. Ọ tụnyela ịnyịnya na onye na-agba ya nʼosimiri.
2 “Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m. Ọ ghọrọla m nzọpụta. Ọ bụ Chineke m, aga m etokwa ya, Chineke nke nna m, aga m ebulikwa ya elu.
3 Onye na-ebu agha ka Onyenwe anyị bụ. Nʼezie, aha ya bụ Onyenwe anyị.
4 Ụgbọ agha Fero na usuu ndị agha ya, ka ọ tụnyere nʼosimiri ahụ. Ndịisi agha Fero, ndị ahọrọ ahọ, ka o mere ka Osimiri Uhie rie.
5 Ogbu osimiri ahụ ekpuchiela ha. Nʼime mmiri ahụ dị omimi ka ha rịdaruru dịka nkume.
6 Aka nri gị Onyenwe anyị, dị ike, dịkwa ebube. Aka nri gị, Onyenwe anyị na-etipịasị ndị iro.
7 “Nʼoke ike nke ịdị elu gị, Ị lụgbuola ndị niile na-ebili imegide gị. I zipụrụ iwe gị dị ọkụ, o repịara ha dịka igbugbo ọka.
8 I sitere na nkuume nke oghere imi gị, mee ka mmiri osimiri guzoro ọtọ. Mmiri ahụ na-erugharị erugharị guzoro nʼotu ebe dịka mgbidi; ogbu mmiri kpụkọtara rahụ nʼala ala nsọtụ nke osimiri.
9 Onye iro nyara isi sị, ‘Aga m achụso ha, gafee ha. Aga m ekesa ihe a kwatara nʼagha. Nyejuo onwe m afọ site na ha. Aga m amịpụta mma agha m. Jiri aka m laa ha nʼiyi.’
10 Ma i kupụrụ ikuku si gị nʼimi pụta, osimiri riri ha, ha mikpuru nʼime osimiri ukwu ahụ dịka igwe.
11 Onye dịka gị Onyenwe anyị, nʼetiti chi niile? Onye dịka gị? Onye dị ebube nʼịdị nsọ. Onye otuto ya na-eyi egwu. Onye na-arụ ọrụ dị ebube?
12 “I setịpụrụ aka nri gị, ala meghere ọnụ ya loo ndị iro gị niile.
13 Site nʼebere gị, i dupụtara ndị ị zọpụtara. Sitekwa nʼike gị dị ebube, i duru ha ruo nʼebe obibi gị dị nsọ.
14 Ụwa niile nụrụ ya, maa jijiji. Ndị Filistia ka oke ihe mgbu bịakwasịrị.
15 Ndị eze Edọm ga-anọ nʼọnọdụ obi ịlọ mmiri. Ndị ndu Moab niile ga-abụ ndị ọma jijiji ga-ejidekwa, ndị Kenan niile nʼọnọdụ ịtụ egwu ga-agbaze;
16 oke egwu na oke ụjọ ejidela ha. Site nʼike nke aka gị, ha ga-anọ jụụ dịka nkume, tutu ruo mgbe ndị gị, Onyenwe anyị, gafechara, tutu ruo mgbe ndị gị, ndị ị zụtara nye onwe gị, gafechara.
17 Gị onwe gị ga-akpọbata ha, kụọ ha dịka mkpụrụ, nʼelu ugwu nke ihe nketa gị. Nʼebe ahụ, Onyenwe anyị, i mere ka ọ bụrụ ebe obibi gị, ebe nsọ ahụ, Onyenwe anyị, nke i ji aka gị tọọ ntọala ya.
18 “Onyenwe anyị ga-abụ eze ruo mgbe niile ebighị ebi.”
19 Mgbe ịnyịnya Fero, na ụgbọ agha ya, na ndị na-agba ịnyịnya, gbabanyere nʼosimiri, Onyenwe anyị mere ka mgbidi mmiri ahụ dagbuo ha. Ma ụmụ Izrel sitere nʼala mmiri kọrọ gafee.
20 Nʼoge ahụ, Miriam onye amụma nwanyị, nwanne Erọn weere ịgba iti egwu nʼaka ya, duo ndị inyom ndị so ya, jiri ịgba egwu nke ha na-etekwa egwu.
21 Miriam bụrụ abụ sị ha, “Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na ọ bụ onye e buliri elu nke ukwu. Ịnyịnya na ndị na-agba ha, ka ọ tụnyere nʼime osimiri.”
22 Mgbe ihe ndị a mesịrị, Mosis nọgidere na-edu ụmụ Izrel. Ha sitere nʼOsimiri Uhie ahụ bilie ije, jeruo ọzara Shua. Ha jere ije nʼime ọzara abalị atọ, ma ha achọtaghị mmiri ọṅụṅụ
23 Mgbe ha ruru Mara, ha enweghị ike ịṅụ mmiri dị nʼebe ahụ, nʼihi na mmiri ahụ na-elu ilu. (Ọ bụ ilu ilu a mere e ji kpọọ ya Mara.)
24 Nʼebe a, ụmụ Izrel malitere itamu ntamu, megide Mosis sị, “Olee mmiri anyị ga-aṅụ?”
25 Mosis tikuru Onyenwe anyị mkpu akwa. Onyenwe anyị gosiri Mosis osisi ọ ga-atụnye nʼime mmiri ahụ. Mgbe Mosis mere otu a, mmiri ahụ malitere ịdị ụtọ ọṅụṅụ. Ọ bụkwa na Mara ka Onyenwe anyị nọ nye ha ụkpụrụ ya na iwu ya maka iji ya nwalee ha.
26 Ọ sịrị, “Ọ bụrụ na unu ga-ege ntị nke ọma nʼokwu Onyenwe anyị Chineke unu, mee ihe ziri ezi nʼanya ya, ọ bụrụkwa na unu eleruo anya idebe iwu ya na ụkpụrụ ya niile, ọ dịghị ọrịa nke m tinyere nʼahụ ndị Ijipt nke m ga-etinye nʼahụ unu. Nʼihi na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị, onye na-agwọ unu ọrịa niile.”
27 Ha bịaruru nʼobodo Elim, ebe e nwere isi iyi mmiri ala na-asọpụta dị iri na abụọ, na iri osisi nkwụ asaa. Ụmụ Izrel mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ mmiri ahụ.
Chapter information and study resources

Listen to Exodus 15 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Exodus 15

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Exodus 15. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Exodus 15 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 2 cross-references, 2 Early-Church citations.

Cross-references in Exodus 15 (2)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — Exodus 15:1–27 (321 words)
1
  1. אָ֣זʾāzaz: at that time or place; (as a conjunction) thereforeH227
  2. יָשִֽׁירyāšîrshiyr: to singH7891
  3. מֹשֶׁה֩mōšehMosheh: drawing out (of the water), i.e. rescuedH4872
  4. וּבְנֵ֨יûbĕnêben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  5. יִשְׂרָאֵ֜לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  6. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  7. הַשִּׁירָ֤הhaššîrâshiyr: a song; abstractly, singingH7892
  8. הַזֹּאת֙hazzōtzo'th: this (often used adverb)H2063
  9. לַֽיהוָ֔הlayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  10. וַיֹּֽאמְר֖וּwayyōʾmĕrûamar: to say (used with great latitude)H559
  11. לֵאמֹ֑רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  12. אָשִׁ֤ירָהʾāšîrâshiyr: to singH7891
  13. לַֽיהוָה֙layhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  14. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  15. גָאֹ֣הgāʾōga'ah: to mount up; (hence) in general, to rise, (figuratively) be majesticH1342
  16. גָּאָ֔הgāʾâga'ah: to mount up; (hence) in general, to rise, (figuratively) be majesticH1342
  17. ס֥וּסsûscuwc: a horse (as leaping); also a swallow (from its rapid flight)H5483
  18. וְרֹֽכְב֖וֹwĕrōkĕbôrakab: to ride (on an animal or in a vehicle); (causatively) to place upon (for riding)H7392
  19. רָמָ֥הrāmâramah: to hurl; specifically, to shootH7411
  20. בַיָּֽם׃bayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
2
  1. עָזִּ֤יʿozzî`oz: strength in various applications (force, security, majesty, praise)H5797
  2. וְזִמְרָת֙wĕzimrātzimrath: instrumental music; (by implication) praiseH2176
  3. יָ֔הּyāhYahh: Jah, the sacred nameH3050
  4. וַֽיְהִיwayhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  5. לִ֖יlî
  6. לִֽישׁוּעָ֑הlîšûʿâyshuw`ah: something saved, i.e. (abstractly) deliveranceH3444
  7. זֶ֤הzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  8. אֵלִי֙ʾēliyel: strength; (as adjective) mightyH410
  9. וְאַנְוֵ֔הוּwĕʾanwēhûnavah: to rest (as at home); causatively (through the implied idea of beauty), to celebrate (with praises)H5115
  10. אֱלֹהֵ֥יʾĕlōhêelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  11. אָבִ֖יʾābîab: fatherH1
  12. וַאֲרֹֽמְמֶֽנְהוּ׃waʾărōmĕmenĕhûruwm: to be high actively, to rise or raise (in various applications, literally or figuratively)H7311
3
  1. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  2. אִ֣ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  3. מִלְחָמָ֑הmilḥāmâmilchamah: a battle (i.e. the engagement); (generally) war (i.e. warfare)H4421
  4. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. שְׁמֽוֹ׃šĕmôshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
4
  1. מַרְכְּבֹ֥תmarkĕbōtmerkabah: a chariotH4818
  2. פַּרְעֹ֛הparʿōPar`oh: Paroh, a general title of Egyptian kingsH6547
  3. וְחֵיל֖וֹwĕḥêlôchayil: probably a force, whether of men, means or other resourcesH2428
  4. יָרָ֣הyārâyarah: (properly) to flow as water; (hence) to rainH3384
  5. בַיָּ֑םbayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  6. וּמִבְחַ֥רûmibḥarmibchar: select, i.e. bestH4005
  7. שָֽׁלִשָׁ֖יוšālišāywshaliysh: a triple; (as a musical instrument) a triangle, or perhaps three-stringed luteH7991
  8. טֻבְּע֥וּṭubbĕʿûtaba`: to sinkH2883
  9. בְיַםbĕyamyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  10. סֽוּף׃sûpcuwph: a reed, especially the papyrusH5488
5
  1. תְּהֹמֹ֖תtĕhōmōtthowm: an abyss (as a surging mass of water), especially the deep (the main sea or the subterranean water-supply)H8415
  2. יְכַסְיֻ֑מוּyĕkasyumûkacah: (properly) to plump, i.e. fill up hollowsH3680
  3. יָֽרְד֥וּyārĕdûyarad: to descend; (literally) to go downwardsH3381
  4. בִמְצוֹלֹ֖תbimṣôlōtmtsowlah: a deep place (of water or mud)H4688
  5. כְּמוֹkĕmôkmow: as, thus, soH3644
  6. אָֽבֶן׃ʾābeneben: a stoneH68
6
  1. יְמִֽינְךָ֣yĕmînĕkāyamiyn: the right hand or side (leg, eye) of a person or other object (as the stronger and more dexterous)H3225
  2. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. נֶאְדָּרִ֖יneʾdārîadar: to expand, i.e. be great; (figuratively) magnificentH142
  4. בַּכֹּ֑חַbakkōaḥkoach: vigor, literally (force, in a good or a bad sense) or figuratively (capacity, means, produce)H3581
  5. יְמִֽינְךָ֥yĕmînĕkāyamiyn: the right hand or side (leg, eye) of a person or other object (as the stronger and more dexterous)H3225
  6. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  7. תִּרְעַ֥ץtirʿaṣra`ats: to break in pieces; (figuratively) harassH7492
  8. אוֹיֵֽב׃ʾôyēboyeb: hating; an adversaryH341
7
  1. וּבְרֹ֥בûbĕrōbrob: abundance (in any respect)H7230
  2. גְּאֽוֹנְךָ֖gĕʾônĕkāga'own: the same as H1346H1347
  3. תַּֽהֲרֹ֣סtahărōsharac: to pull down or in pieces, break, &Š destroyH2040
  4. קָמֶ֑יךָqāmêkāquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  5. תְּשַׁלַּח֙tĕšallaḥshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  6. חֲרֹ֣נְךָ֔ḥărōnĕkācharown: a burning of angerH2740
  7. יֹֽאכְלֵ֖מוֹyōʾkĕlēmôakal: to eat (literally or figuratively)H398
  8. כַּקַּֽשׁ׃kaqqašqash: straw (as dry)H7179
8
  1. וּבְר֤וּחַûbĕrûaḥruwach: wind; by resemblance breath, i.e. a sensible (or even violent) exhalationH7307
  2. אַפֶּ֙יךָ֙ʾappêkāaph: (properly) the nose or nostril; (hence) the face, and occasionally a personH639
  3. נֶ֣עֶרְמוּneʿermû`aram: to pile upH6192
  4. מַ֔יִםmayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  5. נִצְּב֥וּniṣṣĕbûnatsab: to station, in various applications (literally or figuratively)H5324
  6. כְמוֹkĕmôkmow: as, thus, soH3644
  7. נֵ֖דnēdned: a mound, i.e. waveH5067
  8. נֹֽזְלִ֑יםnōzĕlîmnazal: to drip, or shed by tricklingH5140
  9. קָֽפְא֥וּqāpĕʾûqapha': to shrink, i.e. thicken (as unracked wine, curdled milk, clouded sky, frozen water)H7087
  10. תְהֹמֹ֖תtĕhōmōtthowm: an abyss (as a surging mass of water), especially the deep (the main sea or the subterranean water-supply)H8415
  11. בְּלֶבbĕlebleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  12. יָֽם׃yāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
9
  1. אָמַ֥רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  2. אוֹיֵ֛בʾôyēboyeb: hating; an adversaryH341
  3. אֶרְדֹּ֥ףʾerdōpradaph: to run after (usually with hostile intentH7291
  4. אַשִּׂ֖יגʾaśśîgnasag: to reach (literally or figuratively)H5381
  5. אֲחַלֵּ֣קʾăḥallēqchalaq: to be smooth (figuratively); (by implication) (as smooth stones were used for lots) to apportion or separateH2505
  6. שָׁלָ֑לšālālshalal: bootyH7998
  7. תִּמְלָאֵ֣מוֹtimlāʾēmômale': to fill or (intransitively) be full of, in a wide application (literally and figuratively)H4390
  8. נַפְשִׁ֔יnapšînephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  9. אָרִ֣יקʾārîqruwq: to pour out (literally or figuratively), i.e. emptyH7324
  10. חַרְבִּ֔יḥarbîchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
  11. תּֽוֹרִישֵׁ֖מוֹtôrîšēmôyarash: to occupy (by driving out previous tenants, and possessing in their place)H3423
  12. יָדִֽי׃yādîyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
10
  1. נָשַׁ֥פְתָּnāšaptānashaph: to breeze, i.e. blow up fresh (as the wind)H5398
  2. בְרֽוּחֲךָ֖bĕrûḥăkāruwach: wind; by resemblance breath, i.e. a sensible (or even violent) exhalationH7307
  3. כִּסָּ֣מוֹkissāmôkacah: (properly) to plump, i.e. fill up hollowsH3680
  4. יָ֑םyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  5. צָֽלֲלוּ֙ṣālălûtsalal: (properly) to tumble down, i.e. settle by a waving motionH6749
  6. כַּֽעוֹפֶ֔רֶתkaʿôperet`owphereth: lead (from its dusty color)H5777
  7. בְּמַ֖יִםbĕmayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  8. אַדִּירִֽים׃ʾaddîrîmaddiyr: wide; (generally) largeH117
11
  1. מִֽיmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  2. כָמֹ֤כָהkāmōkâkmow: as, thus, soH3644
  3. בָּֽאֵלִם֙bāʾēlimel: strength; (as adjective) mightyH410
  4. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. מִ֥יmîmiy: who?; (occasionally, by a peculiar idiom, of things) which?H4310
  6. כָּמֹ֖כָהkāmōkâkmow: as, thus, soH3644
  7. נֶאְדָּ֣רneʾdāradar: to expand, i.e. be great; (figuratively) magnificentH142
  8. בַּקֹּ֑דֶשׁbaqqōdešqodesh: a sacred place or thing; (abstract, rarely) sanctityH6944
  9. נוֹרָ֥אnôrāʾyare': to fear; morally, to revereH3372
  10. תְהִלֹּ֖תtĕhillōtthillah: laudation; (specifically, concretely) a hymnH8416
  11. עֹ֥שֵׂהʿōśē`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  12. פֶֽלֶא׃peleʾpele': a miracleH6382
12
  1. נָטִ֙יתָ֙nāṭîtānatah: to stretch or spread out; (by implication) to bend away (including moral deflection)H5186
  2. יְמִ֣ינְךָ֔yĕmînĕkāyamiyn: the right hand or side (leg, eye) of a person or other object (as the stronger and more dexterous)H3225
  3. תִּבְלָעֵ֖מוֹtiblāʿēmôbala`: to make away with; (specifically) to take by swallowing, to devourH1104
  4. אָֽרֶץ׃ʾāreṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
13
  1. נָחִ֥יתָnāḥîtānachah: to guide; (by implication) to transport (into exile, or as colonists)H5148
  2. בְחַסְדְּךָ֖bĕḥasdĕkācheced: kindness; (by implication, towards God) pietyH2617
  3. עַםʿam`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  4. ז֣וּzûzuw: this or thatH2098
  5. גָּאָ֑לְתָּgāʾālĕttāga'al: to redeem (according to the Oriental law of kinship)H1350
  6. נֵהַ֥לְתָּnēhaltānahal: (properly) to run with a sparkle, i.e. flowH5095
  7. בְעָזְּךָ֖bĕʿozzĕkā`oz: strength in various applications (force, security, majesty, praise)H5797
  8. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  9. נְוֵ֥הnĕwēnaveh: (adjectively) at home; (by implication of satisfaction) lovelyH5116
  10. קָדְשֶֽׁךָ׃qodšekāqodesh: a sacred place or thing; (abstract, rarely) sanctityH6944
14
  1. שָֽׁמְע֥וּšāmĕʿûshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  2. עַמִּ֖יםʿammîm`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  3. יִרְגָּז֑וּןyirgāzûnragaz: to quiver (with any violent emotion, especially anger or fear)H7264
  4. חִ֣ילḥîlchiyl: a throe (expectant of childbirth)H2427
  5. אָחַ֔זʾāḥazachaz: to seize (often with the accessory idea of holding in possession)H270
  6. יֹֽשְׁבֵ֖יyōšĕbêyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  7. פְּלָֽשֶׁת׃pĕlāšetPlesheth: rolling, i.e. migratory; Pelesheth, a region of SyriaH6429
15
  1. אָ֤זʾāzaz: at that time or place; (as a conjunction) thereforeH227
  2. נִבְהֲלוּ֙nibhălûbahal: to tremble inwardly (or palpitate); (figuratively) to be (suddenly) alarmed or agitatedH926
  3. אַלּוּפֵ֣יʾallûpêalluwph: familiar; a friend, also gentleH441
  4. אֱד֔וֹםʾĕdômEdom: red (see Gen. 25; Edom, the elder twin-brother of JacobH123
  5. אֵילֵ֣יʾêlêayil: (properly) strength; (hence) anything strongH352
  6. מוֹאָ֔בmôʾābMow'ab: Moab, an incestuous son of Lot; also his territory and descendantsH4124
  7. יֹֽאחֲזֵ֖מוֹyōʾḥăzēmôachaz: to seize (often with the accessory idea of holding in possession)H270
  8. רָ֑עַדrāʿadra`ad: a shudderH7461
  9. נָמֹ֕גוּnāmōgûmuwg: to melt, i.e. literally (to soften, flow down, disappear), or figuratively (to fear, faint)H4127
  10. כֹּ֖לkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. יֹֽשְׁבֵ֥יyōšĕbêyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  12. כְנָֽעַן׃kĕnāʿanKna`an: humiliated; Kenaan, a son a HamH3667
16
  1. תִּפֹּ֨לtippōlnaphal: to fall, in a great variety of applications (intransitive or causative, literal or figurative)H5307
  2. עֲלֵיהֶ֤םʿălêhem`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  3. אֵימָ֙תָה֙ʾêmātāheymah: fright; (concretely) an idol (as a bugbear)H367
  4. וָפַ֔חַדwāpaḥadpachad: a (sudden) alarm; (properly) the object fearedH6343
  5. בִּגְדֹ֥לbigdōlgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
  6. זְרֽוֹעֲךָ֖zĕrôʿăkāzrowa`: the arm (as stretched out), or (of animals) the forelegH2220
  7. יִדְּמ֣וּyiddĕmûdamam: to be dumb; (by implication) to be astonished, to stopH1826
  8. כָּאָ֑בֶןkāʾābeneben: a stoneH68
  9. עַדʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  10. יַֽעֲבֹ֤רyaʿăbōr`abar: to cross overH5674
  11. עַמְּךָ֙ʿammĕkā`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  12. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  13. עַֽדʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  14. יַעֲבֹ֖רyaʿăbōr`abar: to cross overH5674
  15. עַםʿam`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  16. ז֥וּzûzuw: this or thatH2098
  17. קָנִֽיתָ׃qānîtāqanah: to erect, i.e. create; by extension, to procure, especially by purchase (causatively, sell)H7069
17
  1. תְּבִאֵ֗מוֹtĕbiʾēmôbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. וְתִטָּעֵ֙מוֹ֙wĕtiṭṭāʿēmônata`: (properly) to strike in, i.e. fix; specifically, to plant (literally or figuratively)H5193
  3. בְּהַ֣רbĕharhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  4. נַחֲלָֽתְךָ֔naḥălātĕkānachalah: (properly) something inherited; (abstractly) occupancyH5159
  5. מָכ֧וֹןmākônmakown: (properly) a fixture, i.e. a basis; (generally) a placeH4349
  6. לְשִׁבְתְּךָ֛lĕšibtĕkāyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  7. פָּעַ֖לְתָּpāʿaltāpa`al: to do or make (systematically and habitually), especially to practiseH6466
  8. יְהוָ֑הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  9. מִקְּדָ֕שׁmiqqĕdāšmiqdash: a consecrated thing or place, especially, a palace, sanctuary (whether of Jehovah or of idols) or asylumH4720
  10. אֲדֹנָ֖יʾădōnāyAdonay: the Lord (used as a proper name of God only)H136
  11. כּֽוֹנְנ֥וּkônĕnûkuwn: (properly) to be erect (i.e. stand perpendicular)H3559
  12. יָדֶֽיךָ׃yādêkāyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
18
  1. יְהוָ֥ה׀yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  2. יִמְלֹ֖ךְyimlōkmalak: to reign; (inceptively) to ascend the throneH4427
  3. לְעֹלָ֥םlĕʿōlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
  4. וָעֶֽד׃wāʿed`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5703
19
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. בָא֩bāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  3. ס֨וּסsûscuwc: a horse (as leaping); also a swallow (from its rapid flight)H5483
  4. פַּרְעֹ֜הparʿōPar`oh: Paroh, a general title of Egyptian kingsH6547
  5. בְּרִכְבּ֤וֹbĕrikbôrekeb: a vehicle; (by implication) a teamH7393
  6. וּבְפָֽרָשָׁיו֙ûbĕpārāšāywparash: a steed (as stretched out to a vehicle, not single nor for mounting)H6571
  7. בַּיָּ֔םbayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  8. וַיָּ֧שֶׁבwayyāšebshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  9. יְהוָ֛הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  10. עֲלֵהֶ֖םʿălēhem`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  11. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. מֵ֣יmêmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  13. הַיָּ֑םhayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  14. וּבְנֵ֧יûbĕnêben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  15. יִשְׂרָאֵ֛לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  16. הָֽלְכ֥וּhālĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  17. בַיַּבָּשָׁ֖הbayyabbāšâyabbashah: dry groundH3004
  18. בְּת֥וֹךְbĕtôktavek: a bisection; (by implication) the centreH8432
  19. הַיָּֽם׃hayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
20
  1. וַתִּקַּח֩wattiqqaḥlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  2. מִרְיָ֨םmiryāmMiryam: rebelliously; Mirjam, the name of two IsraelitessesH4813
  3. הַנְּבִיאָ֜הhannĕbîʾânbiy'ah: a prophetess; (generally) inspired womanH5031
  4. אֲח֧וֹתʾăḥôtachowth: a sister (used very widely (like H0250), literally and figuratively)H269
  5. אַֽהֲרֹ֛ןʾahărōnAharown: Aharon, the brother of MosesH175
  6. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  7. הַתֹּ֖ףhattōptoph: a tambourineH8596
  8. בְּיָדָ֑הּbĕyādāhyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  9. וַתֵּצֶ֤אןָwattēṣeʾnāyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  10. כָֽלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. הַנָּשִׁים֙hannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  12. אַֽחֲרֶ֔יהָʾaḥărêhāachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
  13. בְּתֻפִּ֖יםbĕtuppîmtoph: a tambourineH8596
  14. וּבִמְחֹלֹֽת׃ûbimḥōlōtmchowlah: a danceH4246
21
  1. וַתַּ֥עַןwattaʿan`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  2. לָהֶ֖םlāhem
  3. מִרְיָ֑םmiryāmMiryam: rebelliously; Mirjam, the name of two IsraelitessesH4813
  4. שִׁ֤ירוּšîrûshiyr: to singH7891
  5. לַֽיהוָה֙layhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. גָאֹ֣הgāʾōga'ah: to mount up; (hence) in general, to rise, (figuratively) be majesticH1342
  8. גָּאָ֔הgāʾâga'ah: to mount up; (hence) in general, to rise, (figuratively) be majesticH1342
  9. ס֥וּסsûscuwc: a horse (as leaping); also a swallow (from its rapid flight)H5483
  10. וְרֹֽכְב֖וֹwĕrōkĕbôrakab: to ride (on an animal or in a vehicle); (causatively) to place upon (for riding)H7392
  11. רָמָ֥הrāmâramah: to hurl; specifically, to shootH7411
  12. בַיָּֽם׃bayyāmyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
22
  1. וַיַּסַּ֨עwayyassaʿnaca`: (properly) to pull up, especially the tent-pins, i.e. start on a journeyH5265
  2. מֹשֶׁ֤הmōšeMosheh: drawing out (of the water), i.e. rescuedH4872
  3. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. יִשְׂרָאֵל֙yiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  5. מִיַּםmiyyamyam: a sea (as breaking in noisy surf) or large body of waterH3220
  6. ס֔וּףsûpcuwph: a reed, especially the papyrusH5488
  7. וַיֵּֽצְא֖וּwayyēṣĕʾûyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  8. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  9. מִדְבַּרmidbarmidbar: a pasture (i.e. open field, whither cattle are driven)H4057
  10. שׁ֑וּרšûrShuwr: Shur, a region of the DesertH7793
  11. וַיֵּֽלְכ֧וּwayyēlĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  12. שְׁלֹֽשֶׁתšĕlōšetshalowsh: three; occasionally (ordinal) third, or (multipl.) thriceH7969
  13. יָמִ֛יםyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  14. בַּמִּדְבָּ֖רbammidbārmidbar: a pasture (i.e. open field, whither cattle are driven)H4057
  15. וְלֹאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  16. מָ֥צְאוּmāṣĕʾûmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  17. מָֽיִם׃māyimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
23
  1. וַיָּבֹ֣אוּwayyābōʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. מָרָ֔תָהmārātâMarah: bitter; Marah, a place in the DesertH4785
  3. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. יָֽכְל֗וּyākĕlûyakol: to be able; (literally) can, couldH3201
  5. לִשְׁתֹּ֥תlištōtshathah: to imbibe (literally or figuratively)H8354
  6. מַ֙יִם֙mayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  7. מִמָּרָ֔הmimmārâMarah: bitter; Marah, a place in the DesertH4785
  8. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  9. מָרִ֖יםmārîmmar: (literally or figuratively) bitter; (as noun) bitternessH4751
  10. הֵ֑םhēmhem: they (only used when emphatic)H1992
  11. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  12. כֵּ֥ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  13. קָרָֽאqārāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  14. שְׁמָ֖הּšĕmāhshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  15. מָרָֽה׃mārâMarah: bitter; Marah, a place in the DesertH4785
24
  1. וַיִּלֹּ֧נוּwayyillōnûluwn: to stop (usually over night); (by implication) to stay permanentlyH3885
  2. הָעָ֛םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  3. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  4. מֹשֶׁ֥הmōšeMosheh: drawing out (of the water), i.e. rescuedH4872
  5. לֵּאמֹ֖רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  6. מַהmamah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  7. נִּשְׁתֶּֽה׃ništeshathah: to imbibe (literally or figuratively)H8354
25
  1. וַיִּצְעַ֣קwayyiṣʿaqtsa`aq: to shriek; (by implication) to proclaim (an assembly)H6817
  2. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. יְהוָ֗הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  4. וַיּוֹרֵ֤הוּwayyôrēhûyarah: (properly) to flow as water; (hence) to rainH3384
  5. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. עֵ֔ץʿēṣ`ets: a tree (from its firmness); (hence) wood (plural sticks)H6086
  7. וַיַּשְׁלֵךְ֙wayyašlēkshalak: to throw out, down or away (literally or figuratively)H7993
  8. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  9. הַמַּ֔יִםhammayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  10. וַֽיִּמְתְּק֖וּwayyimtĕqûmathaq: to suck; (by implication) to relishH4985
  11. הַמָּ֑יִםhammāyimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  12. שָׁ֣םšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  13. שָׂ֥םśāmsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  14. ל֛וֹlô
  15. חֹ֥קḥōqchoq: an enactment; (hence) an appointment (of time, space, quantity, labor or usage)H2706
  16. וּמִשְׁפָּ֖טûmišpāṭmishpat: (properly) a verdict (favorable or unfavorable) pronounced judicially, especially a sentence or formal decree...H4941
  17. וְשָׁ֥םwĕšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  18. נִסָּֽהוּ׃nissāhûnacah: to test; (by implication) to attemptH5254
26
  1. וַיֹּאמֶר֩wayyōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  2. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  3. שָׁמ֨וֹעַšāmôaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  4. תִּשְׁמַ֜עtišmaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  5. לְק֣וֹל׀lĕqôlqowl: a voice or soundH6963
  6. יְהוָ֣הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  7. אֱלֹהֶ֗יךָʾĕlōhêkāelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  8. וְהַיָּשָׁ֤רwĕhayyāšāryashar: straightH3477
  9. בְּעֵינָיו֙bĕʿênāyw`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  10. תַּֽעֲשֶׂ֔הtaʿăśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  11. וְהַֽאֲזַנְתָּ֙wĕhaʾăzantāazan: to broaden out the ear (with the hand); (by implication) to listenH238
  12. לְמִצְוֹתָ֔יוlĕmiṣwōtāywmitsvah: a command, whether human or divine (collectively, the Law)H4687
  13. וְשָֽׁמַרְתָּ֖wĕšāmartāshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  14. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  15. חֻקָּ֑יוḥuqqāywchoq: an enactment; (hence) an appointment (of time, space, quantity, labor or usage)H2706
  16. כָּֽלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  17. הַמַּחֲלָ֞הhammaḥălâmachaleh: sicknessH4245
  18. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  19. שַׂ֤מְתִּיśamtîsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  20. בְמִצְרַ֙יִם֙bĕmiṣrayimMitsrayim: Mitsrajim, i.e. Upper and Lower EgyptH4714
  21. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  22. אָשִׂ֣יםʾāśîmsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  23. עָלֶ֔יךָʿālêkā`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  24. כִּ֛יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  25. אֲנִ֥יʾănîaniy: IH589
  26. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  27. רֹֽפְאֶֽךָ׃rōpĕʾekārapha': (properly) to mend (by stitching), i.e. (figuratively) to cureH7495
27
  1. וַיָּבֹ֣אוּwayyābōʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. אֵילִ֔מָהʾêlimâEylim: palm-trees; Elim, a place in the DesertH362
  3. וְשָׁ֗םwĕšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  4. שְׁתֵּ֥יםšĕttêmshnayim: two; (as ordinal) twofoldH8147
  5. עֶשְׂרֵ֛הʿeśrē`asar: ten; (only in combination), i.e. -teenH6240
  6. עֵינֹ֥תʿênōt`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  7. מַ֖יִםmayimmayim: water; (figuratively) juiceH4325
  8. וְשִׁבְעִ֣יםwĕšibʿîmshib`iym.: seventyH7657
  9. תְּמָרִ֑יםtĕmārîmtamar: a palm treeH8558
  10. וַיַּֽחֲנוּwayyaḥănûchanah: (properly) to incline; (by implication) to decline (of the slanting rays of evening)H2583
  11. שָׁ֖םšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  12. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  13. הַמָּֽיִם׃hammāyimmayim: water; (figuratively) juiceH4325

View the full Hebrew interlinear for Exodus 15 →

Strong's words in Exodus 15 (6)
Strong's H3068 — לַֽיהוָ֔ה (layhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 16 times in Exodus 15.
Strong's H3220 — בַיָּֽם׃ (bayyām)
yam (yawm) n-m. 1. a sea (as breaking in noisy surf) or large body of water 2. specifically (with the article), the Mediterranean Sea 3. sometimes a large river, or an artifical basin 4. locally, the west, or (rarely) the south [from an unused root meaning to roar] KJV: sea (X -faring man, (-shore)), south, west (-ern, side, -ward).. Appears 10 times in Exodus 15.
Strong's H4325 — מַ֔יִם (mayim)
mayim (mah'-yim) n-m. 1. water 2. (figuratively) juice 3. (by euphemism) urine, semen [dual of a primitive noun (but used in a singular sense)] KJV: + piss, wasting, water(-ing, (-course, -flood, -spring)).. Appears 9 times in Exodus 15.
Strong's H559 — וַיֹּֽאמְר֖וּ (wayyōʾmĕrû)
amar (aw-mar') v. 1. to say (used with great latitude) [a primitive root] KJV: answer, appoint, avouch, bid, boast self, call, certify, challenge, charge, + (at the, give) command(-ment), commune, consider, declare, demand, X desire, determine, X expressly, X indeed, X intend, name, X plainly, promise, publish, report, require, say, speak (against, of), X still, X suppose, talk, tell, term, X that is, X think, use (speech), utter, X verily, X yet.. Appears 5 times in Exodus 15.
Strong's H5971 — עַם (ʿam)
`am (am) n-m. 1. a people (as a congregated unit) 2. specifically, a tribe (as those of Israel) 3. hence (collectively) troops or attendants 4. (figuratively) a flock [from H6004] KJV: folk, men, nation, people. Root(s): H6004. Appears 5 times in Exodus 15.
Strong's H1342 — גָאֹ֣ה (gāʾō)
ga'ah (gaw-aw') v. 1. to mount up 2. (hence) in general, to rise, (figuratively) be majestic [a primitive root] KJV: gloriously, grow up, increase, be risen, triumph.. Appears 4 times in Exodus 15.

Browse the full Strong's concordance →

What the Early Church wrote about Exodus 15 (1 additional)
  • “God is asked that for a short while the Gentiles might be changed into stones—that is what the Greek word apolithōthētōsan really means—”until the Jewish people passes through.” There is no doubt but that after they have passed through, the Gentiles will cease to be stone and...”

    — Origen (3rd century) on Exodus 15:16

Read the full Ante-Nicene Fathers library →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress