Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Esther 2 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Mgbe ihe ndị a gasịrị, ka iwe eze Ahasuerọs dajụrụ, ọ malitere iche echiche banyere Vashti. O chetara ihe Vashti mere, chetakwa ihe e kpebiri banyere ya.
2 Mgbe ahụ, ndị na-ejere eze ozi sịrị ya, “Ka anyị gaa chọtara eze ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke mara mma ile anya.
3 Ka eze họpụta ndị nchịkọta nʼisi obodo niile, ndị ga na-ahọpụta, ma na-akpọbatakwa ụmụ agbọghọ ndị a niile mara mma, nʼụlọeze dị na Susa. Ka Hegai, onozi eze bụrụkwa onye ga-elekọta ndị inyom ndị a. Ka e jirikwa ihe ịchọ mma niile chọọ ha mma dịka o si kwesi.
4 Emesịa, nwaagbọghọ ahụ ihe ya masịrị eze karịa ga-abụ nwunye eze nʼọnọdụ Vashti.” Ntụpụta a tọrọ eze ụtọ nke ukwuu. O nyere ha ike ka ha malite na-atụfughị mgbe.
5 Nʼoge a, enwere otu onye Juu nọ nʼobodo Susa nke ewusiri ike, a na-akpọ Mọdekai nwa Jaịa, nwa Shimei, nwa Kish, onye Benjamin.
6 Ọ bụ onye a dọtara nʼagha mgbe Nebukadneza bibiri Jerusalem. Nʼoge ahụ, e mere ka ọ hapụ obodo ya gaa biri na Babilọn bụkwa oge a dọtakwara Jekonaya eze ndị Juda na ọtụtụ ndị ọzọ nʼagha.
7 Mọdekai nwere nwa nwanne nna ya, aha ya bụ Hadasa, ma a na-akpọkwa ya Esta, onye mara mma nʼahụ dịkwa mma ile anya. Nne ya na nna ya anwụọla, ma Mọdekai kpọbatara ya nʼụlọ ya zụọ ya dịka nwa ya nwanyị.
8 Ya mere, nʼihi iwu ahụ eze nyere, e mere ka ọtụtụ ụmụ agbọghọbịa bịa na Susa, nʼime ụlọ ukwu eze. Ọ bụkwa Hegai na-elekọta ha niile. A kpọbatakwara Esta nʼụlọeze nyefee ya Hegai nʼaka, onye na-elekọta ebe obibi ndị iko nwanyị eze.
9 Ọ masịrị ya, ọ natakwara ihuọma nʼebe ọ nọ. Ngwangwa ọ malitere inye ya nri pụrụ iche, na ihe ndị ahụ niile e ji edozi ahụ na ịchọ mma. O sitere nʼetiti ụmụ agbọghọ nọ nʼụlọeze họpụta ụmụ agbọghọ asaa ndị na-ejere Esta ozi. O duuru ya na ndị na-ejere ya ozi dubaa nʼebe kachasị mma nʼogige ebe ndị inyom eze bi.
10 Ma Esta agwabeghị onye ọbụla obodo ya maọbụ ihe banyere ezinaụlọ ya, nʼihi na Mọdekai nyere ya iwu ka ọ ghara ịgwa onye ọbụla.
11 Ụbọchị niile, Mọdekai na-abịa nʼogige ụlọ ndị inyom na-ajụ ase otu Esta mere, nʼịchọpụta otu ihe si agara ya.
12 Tupu o ruoro nwaagbọghọ ọbụla ibakwuru eze Sekses, ọ ga-anọzu ọnwa iri na abụọ nʼebe a na-achọ ya mma dịka iwu e nyere banyere ịchọ mma ndị inyom si dị. A ga-eji mmanụ máá chọọ ya mma ọnwa isii, werekwa mmanụ isi ụtọ dị iche iche, na ihe ịchọ mma ndị ọzọ kwadoo ya nʼime ọnwa isii nke ọzọ.
13 Nʼụzọ dị otu a, ka nwaagbọghọ ọbụla ga-adị gakwuru eze, bụ Sekses. A na-enye ya ihe ọbụla ọ chọrọ site nʼebe obibi ha nke o ji aba nʼụlọeze.
14 A na-eme ka ọ banye nʼụlọeze nʼanyasị, ma nʼụtụtụ, ọ na-alọghachi nʼụlọ ọzọ nke dị nʼebe ụmụ nwanyị eze bi. Nʼebe ahụ ka Shashgaz, onozi eze nọ na-elekọta ndị iko nwanyị eze. Ọ gakwaghị alọghachi nʼebe eze ọzọ karịakwa ma ihe ya ọ masịrị eze, eze akpọọ ya ka ọ bịaghachi ọzọ.
15 Mgbe oge Esta (ada Abihail, onye bụ nwanne nna Mọdekai, onye kpọọrọ nwantakịrị nwaagbọghọ a ka ọ bụrụ nwa nke ya) ga-eji gaa nʼihu eze ruru, ọ nabatara ndụmọdụ Hegai, onozi ahụ na-elekọta ndị inyom. Ọ hụtara amara nʼihu mmadụ niile ndị hụrụ ya.
16 E mere ka Esta bakwuru eze nʼọnwa nke iri nʼafọ nke asaa nke ọchịchị eze Ahasuerọs.
17 Eze hụrụ Esta nʼanya karịa ụmụ agbọghọ ndị ọzọ niile. Ọ natara amara na mmasị eze karịa ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke ndị ọzọ. Ya mere, o weere okpueze kpukwasị ya nʼisi mee ya eze nwanyị nʼọnọdụ Vashti.
18 Eze kpọrọ oke oriri, nʼihi Esta, nye ndịisi ọchịchị ya niile na ndị ozi ya niile. Ọ kpọsara ezumike nye ndị ọrụ niile nʼalaeze ya, ma kesaakwa onyinye nye ọtụtụ ndị mmadụ dịka eze pụrụ ime.
19 Mgbe a chịkọtara ụmụ agbọghọ ndị a na-amaghị nwoke nke ugboro abụọ, Mọdekai nọ ala nʼọnụ ụzọ ama eze.
20 Ma Esta emebeghị ka onye ọbụla mara ihe banyere ezinaụlọ ya maọbụ obodo ya, dịka Mọdekai nyere ya nʼiwu, nke ọ na-emeri mgbe a na-azụlite ya.
21 Otu ụbọchị, mgbe Mọdekai nọ nʼọrụ nʼọnụ ụzọ ama ụlọ ukwu eze, ndị onozi abụọ eze nwere, aha ha bụ Bigtan na Teresh, ndị na-eche ọnụ ụzọ ụlọeze nche, were iwe megide eze. Ha gbara izu kpebie na ha ga-egbu eze Sekses.
22 Ma Mọdekai chọpụtara nzube ọjọọ a gwa ya Esta, nwunye eze, onye gwara eze, meekwa ka eze mata na ọ bụ Mọdekai gwara ya.
23 Mgbe e nyochara kwu a, chọpụta na ọ bụ eziokwu, e jidere mmadụ abụọ ahụ kwụgbuo ha nʼosisi. E dekwara ihe ndị a niile nʼihu eze nʼime akwụkwọ akụkọ ihe e mere.
Chapter information and study resources

Listen to Esther 2 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Esther 2

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Esther 2. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Esther 2 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers.

Hebrew interlinear — Esther 2:1–23 (437 words)
1
  1. אַחַר֙ʾaḥarachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
  2. הַדְּבָרִ֣יםhaddĕbārîmdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  3. הָאֵ֔לֶּהhāʾēlleel-leh: these or thoseH428
  4. כְּשֹׁ֕ךְkĕšōkshakak: to weave (i.e. lay) a trap; (figuratively) (through the idea of secreting) to allay (passionsH7918
  5. חֲמַ֖תḥămatchemah: heat; (figuratively) anger, poison (from its fever)H2534
  6. הַמֶּ֣לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  7. אֲחַשְׁוֵר֑וֹשׁʾăḥašwērôšAchashverowsh: Achashverosh (i.e. Ahasuerus or Artaxerxes, but in this case Xerxes), the title (rather than name) of a...H325
  8. זָכַ֤רzākarzakar: (properly) to mark (so as to be recognized), i.e. to rememberH2142
  9. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  10. וַשְׁתִּי֙waštiyVashtiy: Vashti, the queen of XerxesH2060
  11. וְאֵ֣תwĕʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  13. עָשָׂ֔תָהʿāśātâ`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  14. וְאֵ֥תwĕʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  16. נִגְזַ֖רnigzargazar: to cut down or off; (figuratively) to destroy, divide, exclude, or decideH1504
  17. עָלֶֽיהָ׃ʿālêhā`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
2
  1. וַיֹּֽאמְר֥וּwayyōʾmĕrûamar: to say (used with great latitude)H559
  2. נַעֲרֵֽיnaʿărêna`ar: (concretely) a boy (as active), from the age of infancy to adolescenceH5288
  3. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  4. מְשָֽׁרְתָ֑יוmĕšārĕtāywsharath: to attend as a menial or worshipper; (figuratively) to contribute toH8334
  5. יְבַקְשׁ֥וּyĕbaqšûbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  6. לַמֶּ֛לֶךְlammelekmelek: a kingH4428
  7. נְעָר֥וֹתnĕʿārôtna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  8. בְּתוּל֖וֹתbĕtûlôtbthuwlah: a virgin (from her privacy); sometimes (by continuation) a brideH1330
  9. טוֹב֥וֹתṭôbôttowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  10. מַרְאֶֽה׃marʾemar'eh: a view (the act of seeing)H4758
3
  1. וְיַפְקֵ֨דwĕyapqēdpaqad: to visit (with friendly or hostile intent)H6485
  2. הַמֶּ֣לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  3. פְּקִידִים֮pĕqîdîmpaqiyd: a superintendent (civil, military or religious)H6496
  4. בְּכָלbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  5. מְדִינ֣וֹתmĕdînôtmdiynah: (properly) a judgeship, i.e. jurisdictionH4082
  6. מַלְכוּתוֹ֒malkûtômalkuwth: a rule; (concretely) a dominionH4438
  7. וְיִקְבְּצ֣וּwĕyiqbĕṣûqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  8. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. נַעֲרָֽהnaʿărâna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  11. בְ֠תוּלָהbĕtûlâbthuwlah: a virgin (from her privacy); sometimes (by continuation) a brideH1330
  12. טוֹבַ֨תṭôbattowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  13. מַרְאֶ֜הmarʾemar'eh: a view (the act of seeing)H4758
  14. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  15. שׁוּשַׁ֤ןšûšanShuwshan: Shushan, a place in PersiaH7800
  16. הַבִּירָה֙habbîrāhbiyrah: a castle or palaceH1002
  17. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  18. בֵּ֣יתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  19. הַנָּשִׁ֔יםhannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  20. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  21. יַ֥דyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  22. הֵגֶ֛אhēgeʾHege': Hege or Hegai, a eunuch of XerxesH1896
  23. סְרִ֥יסsĕrîscariyc: a eunuch; (by implication) valet (especially over the female apartments)H5631
  24. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  25. שֹׁמֵ֣רšōmērshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  26. הַנָּשִׁ֑יםhannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  27. וְנָת֖וֹןwĕnātônnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  28. תַּמְרוּקֵיהֶֽן׃tamrûqêhentamruwq: (properly) a scouring, i.e. soap or perfumery for the bathH8562
4
  1. וְהַֽנַּעֲרָ֗הwĕhannaʿărâna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  2. אֲשֶׁ֤רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. תִּיטַב֙tîṭabyatab: to be (causative) make well, literally (sound, beautiful) or figuratively (happy, successful, right)H3190
  4. בְּעֵינֵ֣יbĕʿênê`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  5. הַמֶּ֔לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  6. תִּמְלֹ֖ךְtimlōkmalak: to reign; (inceptively) to ascend the throneH4427
  7. תַּ֣חַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  8. וַשְׁתִּ֑יwaštîVashtiy: Vashti, the queen of XerxesH2060
  9. וַיִּיטַ֧בwayyîṭabyatab: to be (causative) make well, literally (sound, beautiful) or figuratively (happy, successful, right)H3190
  10. הַדָּבָ֛רhaddābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  11. בְּעֵינֵ֥יbĕʿênê`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  12. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  13. וַיַּ֥עַשׂwayyaʿaś`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  14. כֵּֽן׃kēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
5
  1. אִ֣ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  2. יְהוּדִ֔יyĕhûdîYhuwdiy: a Jehudite (i.e. Judaite or Jew), or descendant of Jehudah (i.e. Judah)H3064
  3. הָיָ֖הhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  4. בְּשׁוּשַׁ֣ןbĕšûšanShuwshan: Shushan, a place in PersiaH7800
  5. הַבִּירָ֑הhabbîrâbiyrah: a castle or palaceH1002
  6. וּשְׁמ֣וֹûšĕmôshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  7. מָרְדֳּכַ֗יmordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  8. בֶּ֣ןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  9. יָאִ֧ירyāʾîrYa'iyr: enlightener; Jair, the name of four IsraelitesH2971
  10. בֶּןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  11. שִׁמְעִ֛יšimʿîShim`iy: famous; Shimi, the name of twenty IsraelitesH8096
  12. בֶּןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  13. קִ֖ישׁqîšQiysh: a bow; Kish, the name of five IsraelitesH7027
  14. אִ֥ישׁʾîš
  15. יְמִינִֽי׃yĕmînîBen-ymiyniy: a Benjaminite, or descendent of BenjaminH1145
6
  1. אֲשֶׁ֤רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  2. הָגְלָה֙hoglāhgalah: to denude (especially in a disgraceful sense)H1540
  3. מִיר֣וּשָׁלַ֔יִםmîrûšālayimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
  4. עִםʿim`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  5. הַגֹּלָה֙haggōlāhgowlah: exile; (concretely, collectively) exilesH1473
  6. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. הָגְלְתָ֔הhoglĕtâgalah: to denude (especially in a disgraceful sense)H1540
  8. עִ֖םʿim`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  9. יְכָנְיָ֣הyĕkonyâYkonyah: Jah will establish; Jekonjah, a Jewish kingH3204
  10. מֶֽלֶךְmelekmelek: a kingH4428
  11. יְהוּדָ֑הyĕhûdâYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  12. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  13. הֶגְלָ֔הheglâgalah: to denude (especially in a disgraceful sense)H1540
  14. נְבוּכַדְנֶאצַּ֖רnĕbûkadneʾṣṣarNbuwkadne'tstsar: Nebukadnetstsar (or -retstsar, or -retstsor), king of BabylonH5019
  15. מֶ֥לֶךְmelekmelek: a kingH4428
  16. בָּבֶֽל׃bābelBabel: confusion; Babel (i.e. Babylon), including Babylonia and the Babylonian empireH894
7
  1. וַיְהִ֨יwayhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. אֹמֵ֜ןʾōmēnaman: (properly) to build up or support; to foster as a parent or nurseH539
  3. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. הֲדַסָּ֗הhădassâHadaccah: Hadassah (or Esther)H1919
  5. הִ֤יאhîʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  6. אֶסְתֵּר֙ʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  7. בַּתbatbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  8. דֹּד֔וֹdōdôdowd: (figuratively) to love; (by implication) a love-token, lover, friendH1730
  9. כִּ֛יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  10. אֵ֥יןʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  11. לָ֖הּlāh
  12. אָ֣בʾābab: fatherH1
  13. וָאֵ֑םwāʾēmem: a mother (as the bond of the family); in a wide sense (both literally and figuratively (like H0001H517
  14. וְהַנַּֽעֲרָ֤הwĕhannaʿărâna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  15. יְפַתyĕpatyapheh: beautiful (literally or figuratively)H3303
  16. תֹּ֙אַר֙tōʾarto'ar: outline, i.e. figure or appearanceH8389
  17. וְטוֹבַ֣תwĕṭôbattowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  18. מַרְאֶ֔הmarʾemar'eh: a view (the act of seeing)H4758
  19. וּבְמ֤וֹתûbĕmôtmaveth: death (natural or violent); (concretely) the dead, their place or state (hades)H4194
  20. אָבִ֙יהָ֙ʾābîhāab: fatherH1
  21. וְאִמָּ֔הּwĕʾimmāhem: a mother (as the bond of the family); in a wide sense (both literally and figuratively (like H0001H517
  22. לְקָחָ֧הּlĕqāḥāhlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  23. מָרְדֳּכַ֛יmordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  24. ל֖וֹlô
  25. לְבַֽת׃lĕbatbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
8
  1. וַיְהִ֗יwayhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. בְּהִשָּׁמַ֤עbĕhiššāmaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  3. דְּבַרdĕbardabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  4. הַמֶּ֙לֶךְ֙hammelekmelek: a kingH4428
  5. וְדָת֔וֹwĕdātôdath: commandment, commission, decree, law, mannerH1881
  6. וּֽבְהִקָּבֵ֞ץûbĕhiqqābēṣqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  7. נְעָר֥וֹתnĕʿārôtna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  8. רַבּ֛וֹתrabbôtrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
  9. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  10. שׁוּשַׁ֥ןšûšanShuwshan: Shushan, a place in PersiaH7800
  11. הַבִּירָ֖הhabbîrâbiyrah: a castle or palaceH1002
  12. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  13. יַ֣דyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  14. הֵגָ֑יhēgāyHege': Hege or Hegai, a eunuch of XerxesH1896
  15. וַתִּלָּקַ֤חwattillāqaḥlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  16. אֶסְתֵּר֙ʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  17. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  18. בֵּ֣יתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  19. הַמֶּ֔לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  20. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  21. יַ֥דyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  22. הֵגַ֖יhēgayHege': Hege or Hegai, a eunuch of XerxesH1896
  23. שֹׁמֵ֥רšōmērshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  24. הַנָּשִֽׁים׃hannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
9
  1. וַתִּיטַ֨בwattîṭabyatab: to be (causative) make well, literally (sound, beautiful) or figuratively (happy, successful, right)H3190
  2. הַנַּֽעֲרָ֣הhannaʿărâna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  3. בְעֵינָיו֮bĕʿênāyw`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  4. וַתִּשָּׂ֣אwattiśśāʾnasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  5. חֶ֣סֶדḥesedcheced: kindness; (by implication, towards God) pietyH2617
  6. לְפָנָיו֒lĕpānāywpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  7. וַ֠יְבַהֵלwaybahēlbahal: to tremble inwardly (or palpitate); (figuratively) to be (suddenly) alarmed or agitatedH926
  8. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. תַּמְרוּקֶ֤יהָtamrûqêhātamruwq: (properly) a scouring, i.e. soap or perfumery for the bathH8562
  10. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  11. מָֽנוֹתֶ֙הָ֙mānôtehāmanah: (properly) something weighed out; (generally) a divisionH4490
  12. לָתֵ֣תlātētnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  13. לָ֔הּlāh
  14. וְאֵת֙wĕʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. שֶׁ֣בַעšebaʿsheba`: a primitive cardinal number; seven (as the sacred full one)H7651
  16. הַנְּעָר֔וֹתhannĕʿārôtna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  17. הָֽרְאֻי֥וֹתhārĕʾuyôtra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  18. לָֽתֶתlātetnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  19. לָ֖הּlāh
  20. מִבֵּ֣יתmibbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  21. הַמֶּ֑לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  22. וַיְשַׁנֶּ֧הָwayšannehāshanah: to fold; (literally or figuratively) to duplicate or doubleH8138
  23. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  24. נַֽעֲרוֹתֶ֛יהָnaʿărôtêhāna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  25. לְט֖וֹבlĕṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  26. בֵּ֥יתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  27. הַנָּשִֽׁים׃hannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
10
  1. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. הִגִּ֣ידָהhiggîdânagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
  3. אֶסְתֵּ֔רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  4. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  5. עַמָּ֖הּʿammāh`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  6. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  7. מֽוֹלַדְתָּ֑הּmôladtāhmowledeth: nativity; (plural) birth-placeH4138
  8. כִּ֧יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  9. מָרְדֳּכַ֛יmordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  10. צִוָּ֥הṣiwwâtsavah: (intensively) to constitute, enjoinH6680
  11. עָלֶ֖יהָʿālêhā`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  12. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  13. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  14. תַגִּֽיד׃taggîdnagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
11
  1. וּבְכָלûbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  2. י֣וֹםyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. וָי֔וֹםwāyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  4. מָרְדֳּכַי֙mordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  5. מִתְהַלֵּ֔ךְmithallēkhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  6. לִפְנֵ֖יlipnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  7. חֲצַ֣רḥăṣarchatser: a yard (as inclosed by a fence); also a hamlet (as similarly surrounded with walls)H2691
  8. בֵּיתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  9. הַנָּשִׁ֑יםhannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  10. לָדַ֙עַת֙lādaʿatyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  11. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. שְׁל֣וֹםšĕlômshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
  13. אֶסְתֵּ֔רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  14. וּמַהûmamah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  15. יֵּֽעָשֶׂ֖הyēʿāśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
12
  1. וּבְהַגִּ֡יעַûbĕhaggîaʿnaga`: (properly) to touch, i.e. lay the hand upon (for any purposeH5060
  2. תֹּר֩tōrtowr: a succession, i.e. a string or (abstractly) orderH8447
  3. נַֽעֲרָ֨הnaʿărâna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  4. וְנַֽעֲרָ֜הwĕnaʿărâna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  5. לָב֣וֹא׀lābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  6. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. הַמֶּ֣לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  8. אֲחַשְׁוֵר֗וֹשׁʾăḥašwērôšAchashverowsh: Achashverosh (i.e. Ahasuerus or Artaxerxes, but in this case Xerxes), the title (rather than name) of a...H325
  9. מִקֵּץ֩miqqēṣqets: an extremity; adverbially (with prepositional prefix) afterH7093
  10. הֱי֨וֹתhĕyôthayah: to exist; to be or becomeH1961
  11. לָ֜הּlāh
  12. כְּדָ֤תkĕdātdath: commandment, commission, decree, law, mannerH1881
  13. הַנָּשִׁים֙hannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  14. שְׁנֵ֣יםšĕnêmshnayim: two; (as ordinal) twofoldH8147
  15. עָשָׂ֣רʿāśār`asar: ten; (only in combination), i.e. -teenH6240
  16. חֹ֔דֶשׁḥōdešchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  17. כִּ֛יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  18. כֵּ֥ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  19. יִמְלְא֖וּyimlĕʾûmale': to fill or (intransitively) be full of, in a wide application (literally and figuratively)H4390
  20. יְמֵ֣יyĕmêyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  21. מְרֽוּקֵיהֶ֑ןmĕrûqêhenmaruwq: (properly) rubbed; but used abstractly, a rubbing (with perfumery)H4795
  22. שִׁשָּׁ֤הšiššâshesh: six (as an overplus (see H7797) beyond five or the fingers of the hand)H8337
  23. חֳדָשִׁים֙ḥŏdāšîmchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  24. בְּשֶׁ֣מֶןbĕšemenshemen: grease, especially liquid (as from the olive, often perfumed)H8081
  25. הַמֹּ֔רhammōrmore: myrrh (as distilling in drops, and also as bitter)H4753
  26. וְשִׁשָּׁ֤הwĕšiššâshesh: six (as an overplus (see H7797) beyond five or the fingers of the hand)H8337
  27. חֳדָשִׁים֙ḥŏdāšîmchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  28. בַּבְּשָׂמִ֔יםbabbĕśāmîmbesem: fragrance; (by implication) spiceryH1314
  29. וּבְתַמְרוּקֵ֖יûbĕtamrûqêtamruwq: (properly) a scouring, i.e. soap or perfumery for the bathH8562
  30. הַנָּשִֽׁים׃hannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
13
  1. וּבָזֶ֕הûbāzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  2. הַֽנַּעֲרָ֖הhannaʿărâna`arah: a girl (from infancy to adolescence)H5291
  3. בָּאָ֣הbāʾâbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  4. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  5. הַמֶּ֑לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  6. אֵת֩ʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  7. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  8. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  9. תֹּאמַ֜רtōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  10. יִנָּ֤תֵֽןyinnātēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  11. לָהּ֙lāh
  12. לָב֣וֹאlābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  13. עִמָּ֔הּʿimmāh`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  14. מִבֵּ֥יתmibbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  15. הַנָּשִׁ֖יםhannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  16. עַדʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  17. בֵּ֥יתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  18. הַמֶּֽלֶךְ׃hammelekmelek: a kingH4428
14
  1. בָּעֶ֣רֶב׀bāʿereb`ereb: duskH6153
  2. הִ֣יאhîʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  3. בָאָ֗הbāʾâbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  4. וּ֠בַבֹּקֶרûbabbōqerboqer: (properly) dawn (as the break of day); (generally) morningH1242
  5. הִ֣יאhîʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  6. שָׁבָ֞הšābâshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  7. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  8. בֵּ֤יתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  9. הַנָּשִׁים֙hannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  10. שֵׁנִ֔יšēnîsheniy: (properly) second (the ordinal number); (adverbially) againH8145
  11. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  12. יַ֧דyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  13. שַֽׁעֲשְׁגַ֛זšaʿăšgazSha`ashgaz: Shaashgaz, a eunuch of XerxesH8190
  14. סְרִ֥יסsĕrîscariyc: a eunuch; (by implication) valet (especially over the female apartments)H5631
  15. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  16. שֹׁמֵ֣רšōmērshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  17. הַפִּֽילַגְשִׁ֑יםhappîlagšîmpiylegesh: a concubine; (masculine) a paramour, gigoloH6370
  18. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  19. תָב֥וֹאtābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  20. עוֹד֙ʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  21. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  22. הַמֶּ֔לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  23. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  24. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  25. חָפֵ֥ץḥāpēṣchaphets: (properly) to incline to; (by implication) (literally but rarely) to bendH2654
  26. בָּ֛הּbāh
  27. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  28. וְנִקְרְאָ֥הwĕniqrĕʾâqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  29. בְשֵֽׁם׃bĕšēmshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
15
  1. וּבְהַגִּ֣יעַûbĕhaggîaʿnaga`: (properly) to touch, i.e. lay the hand upon (for any purposeH5060
  2. תֹּרtōrtowr: a succession, i.e. a string or (abstractly) orderH8447
  3. אֶסְתֵּ֣רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  4. בַּתbatbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  5. אֲבִיחַ֣יִלʾăbîḥayilAbiyhayil: father (i.e. possessor) of might; Abihail or Abichail, the name of three Israelites and two IsraelitessesH32
  6. דֹּ֣דdōddowd: (figuratively) to love; (by implication) a love-token, lover, friendH1730
  7. מָרְדֳּכַ֡יmordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  8. אֲשֶׁר֩ʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  9. לָקַֽחlāqaḥlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  10. ל֨וֹlô
  11. לְבַ֜תlĕbatbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  12. לָב֣וֹאlābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  13. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  14. הַמֶּ֗לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  15. לֹ֤אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  16. בִקְשָׁה֙biqšāhbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  17. דָּבָ֔רdābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  18. כִּ֠יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  19. אִ֣םʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  20. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  21. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  22. יֹאמַ֛רyōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  23. הֵגַ֥יhēgayHege': Hege or Hegai, a eunuch of XerxesH1896
  24. סְרִיסsĕrîscariyc: a eunuch; (by implication) valet (especially over the female apartments)H5631
  25. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  26. שֹׁמֵ֣רšōmērshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  27. הַנָּשִׁ֑יםhannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  28. וַתְּהִ֤יwattĕhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  29. אֶסְתֵּר֙ʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  30. נֹשֵׂ֣אתnōśētnasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  31. חֵ֔ןḥēnchen: graciousness, i.e. subjective (kindness, favor) or objective (beauty)H2580
  32. בְּעֵינֵ֖יbĕʿênê`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  33. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  34. רֹאֶֽיהָ׃rōʾêhāra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
16
  1. וַתִּלָּקַ֨חwattillāqaḥlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  2. אֶסְתֵּ֜רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  3. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  4. הַמֶּ֤לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  5. אֲחַשְׁוֵרוֹשׁ֙ʾăḥašwērôšAchashverowsh: Achashverosh (i.e. Ahasuerus or Artaxerxes, but in this case Xerxes), the title (rather than name) of a...H325
  6. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. בֵּ֣יתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  8. מַלְכוּת֔וֹmalkûtômalkuwth: a rule; (concretely) a dominionH4438
  9. בַּחֹ֥דֶשׁbaḥōdešchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  10. הָֽעֲשִׂירִ֖יhāʿăśîrî`asiyriy: tenth; by abbreviation, tenth month or (feminine) partH6224
  11. הוּאhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  12. חֹ֣דֶשׁḥōdešchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  13. טֵבֵ֑תṭēbētTebeth: Tebeth, the tenth Heb. monthH2887
  14. בִּשְׁנַתbišnatshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  15. שֶׁ֖בַעšebaʿsheba`: a primitive cardinal number; seven (as the sacred full one)H7651
  16. לְמַלְכוּתֽוֹ׃lĕmalkûtômalkuwth: a rule; (concretely) a dominionH4438
17
  1. וַיֶּֽאֱהַ֨בwayyeʾĕhabahab: to have affection for (sexually or otherwise)H157
  2. הַמֶּ֤לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  3. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. אֶסְתֵּר֙ʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  5. מִכָּלmikkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  6. הַנָּשִׁ֔יםhannāšîmishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  7. וַתִּשָּׂאwattiśśāʾnasa': to lift, in a great variety of applications, literal and figurative, absol. and rel. (as follows)H5375
  8. חֵ֥ןḥēnchen: graciousness, i.e. subjective (kindness, favor) or objective (beauty)H2580
  9. וָחֶ֛סֶדwāḥesedcheced: kindness; (by implication, towards God) pietyH2617
  10. לְפָנָ֖יוlĕpānāywpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  11. מִכָּלmikkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  12. הַבְּתוּלֹ֑תhabbĕtûlōtbthuwlah: a virgin (from her privacy); sometimes (by continuation) a brideH1330
  13. וַיָּ֤שֶׂםwayyāśemsuwm: to put (used in a great variety of applications, literal, figurative, inferentially, and elliptically)H7760
  14. כֶּֽתֶרketerkether: (properly) a circlet, i.e. a diademH3804
  15. מַלְכוּת֙malkûtmalkuwth: a rule; (concretely) a dominionH4438
  16. בְּרֹאשָׁ֔הּbĕrōʾšāhro'sh: the head (as most easily shaken), whether literal or figurative (in many applications, of place, time, rank...H7218
  17. וַיַּמְלִיכֶ֖הָwayyamlîkehāmalak: to reign; (inceptively) to ascend the throneH4427
  18. תַּ֥חַתtaḥattachath: the bottom (as depressed); only adverbially, below (often with prepositional prefix underneath), in lieu of...H8478
  19. וַשְׁתִּֽי׃waštîVashtiy: Vashti, the queen of XerxesH2060
18
  1. וַיַּ֨עַשׂwayyaʿaś`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  2. הַמֶּ֜לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  3. מִשְׁתֶּ֣הmištemishteh: a drink; (by implication) drinking (the act)H4960
  4. גָד֗וֹלgādôlgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
  5. לְכָלlĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  6. שָׂרָיו֙śārāywsar: a head person (of any rank or class)H8269
  7. וַֽעֲבָדָ֔יוwaʿăbādāyw`ebed: a servantH5650
  8. אֵ֖תʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. מִשְׁתֵּ֣הmištēmishteh: a drink; (by implication) drinking (the act)H4960
  10. אֶסְתֵּ֑רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  11. וַֽהֲנָחָ֤הwahănāḥâhanachah: permission of rest, i.e. quietH2010
  12. לַמְּדִינוֹת֙lammĕdînôtmdiynah: (properly) a judgeship, i.e. jurisdictionH4082
  13. עָשָׂ֔הʿāśâ`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  14. וַיִּתֵּ֥ןwayyittēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  15. מַשְׂאֵ֖תmaśʾētmas'eth: (properly, abstractly) a raising (as of the hands in prayer), or a rising (of flame)H4864
  16. כְּיַ֥דkĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  17. הַמֶּֽלֶךְ׃hammelekmelek: a kingH4428
19
  1. וּבְהִקָּבֵ֥ץûbĕhiqqābēṣqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  2. בְּתוּל֖וֹתbĕtûlôtbthuwlah: a virgin (from her privacy); sometimes (by continuation) a brideH1330
  3. שֵׁנִ֑יתšēnîtsheniy: (properly) second (the ordinal number); (adverbially) againH8145
  4. וּמָרְדֳּכַ֖יûmordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  5. יֹשֵׁ֥בyōšēbyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  6. בְּשַֽׁעַרbĕšaʿarsha`ar: an opening, i.e. door or gateH8179
  7. הַמֶּֽלֶךְ׃hammelekmelek: a kingH4428
20
  1. אֵ֣יןʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  2. אֶסְתֵּ֗רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  3. מַגֶּ֤דֶתmaggedetnagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
  4. מֽוֹלַדְתָּהּ֙môladtāhmowledeth: nativity; (plural) birth-placeH4138
  5. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. עַמָּ֔הּʿammāh`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  7. כַּֽאֲשֶׁ֛רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  8. צִוָּ֥הṣiwwâtsavah: (intensively) to constitute, enjoinH6680
  9. עָלֶ֖יהָʿālêhā`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  10. מָרְדֳּכָ֑יmordŏkāyMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  11. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. מַֽאֲמַ֤רmaʾămarma'amar: something (authoritatively) said, i.e. an edictH3982
  13. מָרְדֳּכַי֙mordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  14. אֶסְתֵּ֣רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  15. עֹשָׂ֔הʿōśâ`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  16. כַּֽאֲשֶׁ֛רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  17. הָֽיְתָ֥הhāyĕtâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  18. בְאָמְנָ֖הbĕʾomnâomnah: tutelageH545
  19. אִתּֽוֹ׃ʾittôeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
21
  1. בַּיָּמִ֣יםbayyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  2. הָהֵ֔םhāhēmhem: they (only used when emphatic)H1992
  3. וּמָרְדֳּכַ֖יûmordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  4. יֹשֵׁ֣בyōšēbyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  5. בְּשַֽׁעַרbĕšaʿarsha`ar: an opening, i.e. door or gateH8179
  6. הַמֶּ֑לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  7. קָצַף֩qāṣapqatsaph: to crack off, i.e. (figuratively) burst out in rageH7107
  8. בִּגְתָ֨ןbigtānBigthan: Bigthan or Bigthana, a eunuch of XerxesH904
  9. וָתֶ֜רֶשׁwāterešTeresh: Teresh, a eunuch of XerxesH8657
  10. שְׁנֵֽיšĕnêshnayim: two; (as ordinal) twofoldH8147
  11. סָרִיסֵ֤יsārîsêcariyc: a eunuch; (by implication) valet (especially over the female apartments)H5631
  12. הַמֶּ֙לֶךְ֙hammelekmelek: a kingH4428
  13. מִשֹּֽׁמְרֵ֣יmiššōmĕrêshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  14. הַסַּ֔ףhassapcaph: a vestibule (as a limit); also a dish (for holding blood or wine)H5592
  15. וַיְבַקְשׁוּ֙waybaqšûbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  16. לִשְׁלֹ֣חַlišlōaḥshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  17. יָ֔דyādyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  18. בַּמֶּ֖לֶךְbammelekmelek: a kingH4428
  19. אֲחַשְׁוֵֽרֹשׁ׃ʾăḥašwērōšAchashverowsh: Achashverosh (i.e. Ahasuerus or Artaxerxes, but in this case Xerxes), the title (rather than name) of a...H325
22
  1. וַיִּוָּדַ֤עwayyiwwādaʿyada`: to know; (properly) to ascertain by seeingH3045
  2. הַדָּבָר֙haddābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  3. לְמָרְדֳּכַ֔יlĕmordŏkayMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
  4. וַיַּגֵּ֖דwayyaggēdnagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
  5. לְאֶסְתֵּ֣רlĕʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  6. הַמַּלְכָּ֑הhammalkâmalkah: a queenH4436
  7. וַתֹּ֧אמֶרwattōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  8. אֶסְתֵּ֛רʾestērEcter: Ester, the Jewish heroineH635
  9. לַמֶּ֖לֶךְlammelekmelek: a kingH4428
  10. בְּשֵׁ֥םbĕšēmshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  11. מָרְדֳּכָֽי׃mordŏkāyMordkay: Mordecai, an IsraeliteH4782
23
  1. וַיְבֻקַּ֤שׁwaybuqqašbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  2. הַדָּבָר֙haddābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  3. וַיִּמָּצֵ֔אwayyimmāṣēʾmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  4. וַיִּתָּל֥וּwayyittālûtalah: to suspend (especially to gibbet)H8518
  5. שְׁנֵיהֶ֖םšĕnêhemshnayim: two; (as ordinal) twofoldH8147
  6. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  7. עֵ֑ץʿēṣ`ets: a tree (from its firmness); (hence) wood (plural sticks)H6086
  8. וַיִּכָּתֵ֗בwayyikkātēbkathab: to engrave, carve; (by implication) to write (describe, inscribe, prescribe, subscribe)H3789
  9. בְּסֵ֛פֶרbĕsēpercepher: (properly) writing (the art or a document)H5612
  10. דִּבְרֵ֥יdibrêdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  11. הַיָּמִ֖יםhayyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  12. לִפְנֵ֥יlipnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  13. הַמֶּֽלֶךְ׃hammelekmelek: a kingH4428

View the full Hebrew interlinear for Esther 2 →

Strong's words in Esther 2 (6)
Strong's H4428 — הַמֶּ֣לֶךְ (hammelek)
melek (meh'-lek) n-m. 1. a king [from H4427] KJV: king, royal. Root(s): H4427. Appears 30 times in Esther 2.
Strong's H635 — אֶסְתֵּר֙ (ʾestēr)
Ecter (es-tare') n/p. 1. Ester, the Jewish heroine [of Persian derivation] KJV: Esther.. Appears 13 times in Esther 2.
Strong's H4782 — מָרְדֳּכַ֗י (mordŏkay)
Mordkay (mor-dek-ah'-ee) n/p. 1. Mordecai, an Israelite [of foreign derivation] KJV: Mordecai.. Appears 11 times in Esther 2.
Strong's H5291 — נְעָר֥וֹת (nĕʿārôt)
na`arah (nah-ar-aw') n-f. 1. a girl (from infancy to adolescence) [feminine of H5288] KJV: damsel, maid(-en), young (woman). Root(s): H5288. Appears 11 times in Esther 2.
Strong's H802 — הַנָּשִׁ֔ים (hannāšîm)
ishshah (ish-shaw') n-f. 1. irregular plural, nashiym {naw-sheem'} 2. a woman (used in the same wide sense as H0582) [feminine of H376 or H582] KJV: (adulter)ess, each, every, female, X many, + none,. Appears 11 times in Esther 2.
Strong's H1004 — בֵּ֣ית (bêt)
bayith (bah'-yith) n-m. 1. a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.) [probably from H1129 abbreviated] KJV: court, daughter, door, + dungeon, family, + forth of, X great as would contain, hangings, home(born), (winter)house(-hold), inside(-ward), palace, place, + prison, + steward, + tablet, temple, web, + within(-out). Root(s): H1129. Appears 9 times in Esther 2.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress