Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter 2 Chronicles 15 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Mgbe ahụ, Mmụọ nke Chineke dakwasịrị Azaraya nwa Oded.
2 Ọ pụrụ jekwuru Asa sị ya, “Geenụ m ntị, gị Asa na ndị Juda niile na Benjamin. Onyenwe anyị ga-anọnyere unu oge niile unu na-eme okwu ya. Unu ga-achọta ya mgbe ọbụla unu chọrọ ya. Ma ọ ga-agbakụta unu azụ oge ọbụla unu nupuru isi nʼiwu ya.
3 Ma ọtụtụ oge dị anya ndị Izrel nọ na-enweghị Chineke nke ezie, ha enweghịkwa onye nchụaja ga-ezi ihe, ha enweghịkwa iwu Chineke
4 Ma mgbe ọbụla ha chigharịkwutere Onyenwe anyị, Chineke Izrel tikuo ya nʼime mkpagbu ha, ọ na-enyere ha aka.
5 Nʼoge ahụ, ọ dịghị udo dịrị onye ọbụla na-apụ apụ ịgagharị nʼobodo, maka na ndị niile bi nʼala ahụ nọ nʼọnọdụ oke ọgbaaghara.
6 Otu obodo na-azọpịa obodo ọzọ ebe otu mba na-emegidekwa mba ọzọ nʼihi na Chineke ji nsogbu dị iche iche megide ha.
7 Ma unu ndị Juda, unu adala mba nʼọrụ ọma unu, nʼihi na a ga-akwụ unu ụgwọ ọrụ unu.”
8 Mgbe Asa nụrụ okwu ndị a, bụ amụma Azaraya nwa Oded, ọ bụ onye a gbara ume. O wepụrụ ihe arụ niile dị nʼala Juda na Benjamin na nke dị nʼobodo niile ahụ o meriri nʼagha ndị dị nʼugwu Ifrem. Ọ wuziri ebe ịchụ aja Onyenwe anyị, nke dị nʼihu mpụta ọnụ ụlọ ụlọnsọ ukwu nke Onyenwe anyị.
9 Mgbe ahụ, Asa kpọrọ ndị Juda na Benjamin niile oku, ha na ndị ọbịa niile si Izrel, nʼihi na ọtụtụ sitere nʼala Ifrem na Manase, na Simiọn gbafeta Juda, mgbe ha hụrụ na Onyenwe anyị Chineke nọnyeere Asa.
10 Ha niile zukọrọ na Jerusalem nʼọnwa nke atọ nʼafọ nke iri na ise nke ọchịchị eze Asa.
11 Nʼoge ahụ, ha ji narị ehi asaa na puku atụrụ na ewu asaa, chụọrọ Onyenwe anyị aja nʼụbọchị ahụ. Anụmanụ ndị a so nʼihe ha kwatara nʼagha.
12 Emesịa, nʼụbọchị ahụ, ha gbara ndụ, kpebie na ọ bụ naanị Onyenwe anyị Chineke nna ha ka ha ga-efe.
13 Ha kpebikwara na onye ọbụla nke na-agaghị efe Onyenwe anyị, Chineke Izrel ga-anwụ, ma onye ahụ ọ bụ nwoke maọbụ nwanyị, nwantakịrị maọbụ okenye.
14 Ha niile ji oke olu na iti mkpu na opi na opi ike, ṅụọrọ Onyenwe anyị iyi.
15 Ndị Juda niile ṅụrịrị ọṅụ nʼihi na ha ji obi ha niile ṅụọ iyi a. Ha jikwa obi ha niile chọọ Chineke. O mere ka ha chọta ya. Onyenwe anyị nyekwara ha udo nʼakụkụ niile.
16 Eze Asa chụdakwara nne nne ya bụ Maaka, site nʼọnọdụ ya dịka nne eze, nʼihi na ọ kpụrụ ihe arụ, ogidi Ashera maka iji fee ya ofufe. Asa gbuturu ya, sụpịa ya, kpọọ ya ọkụ na ndagwurugwu iyi Kidrọn.
17 Ọ bụ ezie na o wezugaghị ugwu niile dị elu site nʼIzrel, ma Asa ji obi zuruoke jere Onyenwe anyị ozi nʼoge ndụ ya niile
18 O webatara nʼime ụlọnsọ ukwu Chineke, ọlaọcha na ọlaedo na ihe niile, nke nna ya na ya onwe ya doro nsọ.
19 Ọ dịkwaghị agha ọzọ a lụrụ tutu ruo nʼafọ iri atọ na ise nke ọchịchị eze Asa na Juda.
Chapter information and study resources

Listen to 2 Chronicles 15 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for 2 Chronicles 15

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about 2 Chronicles 15. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

2 Chronicles 15 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers, 1 cross-reference, 1 Early-Church citation.

Cross-references in 2 Chronicles 15 (1)

See the full cross-reference index →

Hebrew interlinear — 2 Chronicles 15:1–19 (251 words)
1
  1. וַֽעֲזַרְיָ֙הוּ֙waʿăzaryāhû`Azaryah: Jah has helped; Azarjah, the name of nineteen IsraelitesH5838
  2. בֶּןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  3. עוֹדֵ֔דʿôdēd`Owded: reiteration; Oded, the name of two IsraelitesH5752
  4. הָֽיְתָ֥הhāyĕtâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  5. עָלָ֖יוʿālāyw`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  6. ר֥וּחַrûaḥruwach: wind; by resemblance breath, i.e. a sensible (or even violent) exhalationH7307
  7. אֱלֹהִֽים׃ʾĕlōhîmelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
2
  1. וַיֵּצֵא֮wayyēṣēʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  2. לִפְנֵ֣יlipnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  3. אָסָא֒ʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609
  4. וַיֹּ֣אמֶרwayyōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  5. ל֔וֹlô
  6. שְׁמָע֕וּנִיšĕmāʿûnîshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  7. אָסָ֖אʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609
  8. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  9. יְהוּדָ֣הyĕhûdâYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  10. וּבִנְיָמִ֑ןûbinyāminBinyamiyn: son of (the) right hand; Binjamin, youngest son of JacobH1144
  11. יְהוָ֤הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  12. עִמָּכֶם֙ʿimmākem`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  13. בִּֽהְיוֹתְכֶ֣םbihĕyôtĕkemhayah: to exist; to be or becomeH1961
  14. עִמּ֔וֹʿimmô`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  15. וְאִֽםwĕʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  16. תִּדְרְשֻׁ֙הוּ֙tidrĕšuhûdarash: (properly) to tread or frequent; (usually) to follow (for pursuit or search)H1875
  17. יִמָּצֵ֣אyimmāṣēʾmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  18. לָכֶ֔םlākem
  19. וְאִםwĕʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  20. תַּֽעַזְבֻ֖הוּtaʿazbuhû`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  21. יַֽעֲזֹ֥בyaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  22. אֶתְכֶֽם׃ʾetkemeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
3
  1. וְיָמִ֥יםwĕyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  2. רַבִּ֖יםrabbîmrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
  3. לְיִשְׂרָאֵ֑לlĕyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  4. לְלֹ֣א׀lĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. אֱלֹהֵ֣יʾĕlōhêelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  6. אֱמֶ֗תʾĕmetemeth: stability; (figuratively) certainty, truth, trustworthinessH571
  7. וּלְלֹ֛אûlĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. כֹּהֵ֥ןkōhēnkohen: (literally) one officiating, a priest; (also, by courtesy) an acting priest (although a layman)H3548
  9. מוֹרֶ֖הmôreyarah: (properly) to flow as water; (hence) to rainH3384
  10. וּלְלֹ֥אûlĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  11. תוֹרָֽה׃tôrâtowrah: a precept or statute, especially the Decalogue or PentateuchH8451
4
  1. וַיָּ֙שָׁב֙wayyāšābshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  2. בַּצַּרbaṣṣartsar: narrow; (as a noun) a tight place (usually figuratively, i.e. trouble)H6862
  3. ל֔וֹlô
  4. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. אֱלֹהֵ֣יʾĕlōhêelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  7. יִשְׂרָאֵ֑לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  8. וַיְבַקְשֻׁ֖הוּwaybaqšuhûbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  9. וַיִּמָּצֵ֥אwayyimmāṣēʾmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
5
  1. וּבָֽעִתִּ֣יםûbāʿittîm`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  2. הָהֵ֔םhāhēmhem: they (only used when emphatic)H1992
  3. אֵ֥יןʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  4. שָׁל֖וֹםšālômshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
  5. לַיּוֹצֵ֣אlayyôṣēʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  6. וְלַבָּ֑אwĕlabbāʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  7. כִּ֚יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  8. מְהוּמֹ֣תmĕhûmōtmhuwmah: confusion or uproarH4103
  9. רַבּ֔וֹתrabbôtrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
  10. עַ֥לʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  11. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  12. יֹשְׁבֵ֖יyōšĕbêyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  13. הָֽאֲרָצֽוֹת׃hāʾărāṣôterets: the earth (at large, or partitively a land)H776
6
  1. וְכֻתְּת֥וּwĕkuttĕtûkathath: to bruise or violently strikeH3807
  2. גוֹיgôygowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  3. בְּג֖וֹיbĕgôygowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  4. וְעִ֣ירwĕʿîr`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  5. בְּעִ֑ירbĕʿîr`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  6. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. אֱלֹהִ֥יםʾĕlōhîmelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  8. הֲמָמָ֖םhămāmāmhamam: (properly) to put in commotion; (by implication) to disturb, drive, destroyH2000
  9. בְּכָלbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. צָרָֽה׃ṣārâtsarah: tightness (i.e. figuratively, trouble); transitively, a female rivalH6869
7
  1. וְאַתֶּ֣םwĕʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  2. חִזְק֔וּḥizqûchazaq: to fasten uponH2388
  3. וְאַלwĕʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  4. יִרְפּ֖וּyirpûraphah: to slacken (in many applications, literal or figurative)H7503
  5. יְדֵיכֶ֑םyĕdêkemyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  6. כִּ֛יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. יֵ֥שׁyēšyesh: entity; used adverbially or as a copula for the substantive verb (H1961)H3426
  8. שָׂכָ֖רśākārsakar: payment of contract; (concretely) salary, fare, maintenanceH7939
  9. לִפְעֻלַּתְכֶֽם׃lipʿullatkemp`ullah: (abstractly) workH6468
8
  1. וְכִשְׁמֹ֨עַwĕkišmōaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  2. אָסָ֜אʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609
  3. הַדְּבָרִ֣יםhaddĕbārîmdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  4. הָאֵ֗לֶּהhāʾēlleel-leh: these or thoseH428
  5. וְהַנְּבוּאָה֮wĕhannĕbûʾāhnbuw'ah: a prediction (spoken or written)H5016
  6. עֹדֵ֣דʿōdēd`Owded: reiteration; Oded, the name of two IsraelitesH5752
  7. הַנָּבִיא֒hannābîʾnabiy': a prophet; (generally) inspired manH5030
  8. הִתְחַזַּ֗קhitḥazzaqchazaq: to fasten uponH2388
  9. וַיַּֽעֲבֵ֤רwayyaʿăbēr`abar: to cross overH5674
  10. הַשִּׁקּוּצִים֙haššiqqûṣîmshiqquwts: disgusting, i.e. filthy; (especially) idolatrousH8251
  11. מִכָּלmikkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  12. אֶ֤רֶץʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  13. יְהוּדָה֙yĕhûdāhYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  14. וּבִנְיָמִ֔ןûbinyāminBinyamiyn: son of (the) right hand; Binjamin, youngest son of JacobH1144
  15. וּמִןûminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  16. הֶ֣עָרִ֔יםheʿārîm`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  17. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  18. לָכַ֖דlākadlakad: to catch (in a net, trap or pit); (generally) to capture or occupyH3920
  19. מֵהַ֣רmēharhar: a mountain or range of hills (sometimes used figuratively)H2022
  20. אֶפְרָ֑יִםʾeprāyimEphrayim: double fruit; Ephrajim, a son of JosephH669
  21. וַיְחַדֵּשׁ֙wayḥaddēšchadash: to be new; causatively, to rebuildH2318
  22. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  23. מִזְבַּ֣חmizbaḥmizbeach: an altarH4196
  24. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  25. אֲשֶׁ֕רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  26. לִפְנֵ֖יlipnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  27. אוּלָ֥םʾûlāmuwlam: a vestibule (as bound to the building)H197
  28. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
9
  1. וַיִּקְבֹּ֗ץwayyiqbōṣqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  4. יְהוּדָה֙yĕhûdāhYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  5. וּבִנְיָמִ֔ןûbinyāminBinyamiyn: son of (the) right hand; Binjamin, youngest son of JacobH1144
  6. וְהַגָּרִים֙wĕhaggārîmguwr: (properly) to turn aside from the road (for a lodging or any other purpose)H1481
  7. עִמָּהֶ֔םʿimmāhem`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  8. מֵֽאֶפְרַ֥יִםmēʾeprayimEphrayim: double fruit; Ephrajim, a son of JosephH669
  9. וּמְנַשֶּׁ֖הûmĕnaššeMnashsheh: causing to forget; Menashsheh, a grandson of Jacob, also the tribe descended from him, and its territoryH4519
  10. וּמִשִּׁמְע֑וֹןûmiššimʿônShim`own: hearing; Shimon, one of Jacob's sons, also the tribe descended from himH8095
  11. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  12. נָפְל֨וּnoplûnaphal: to fall, in a great variety of applications (intransitive or causative, literal or figurative)H5307
  13. עָלָ֤יוʿālāyw`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  14. מִיִּשְׂרָאֵל֙miyyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  15. לָרֹ֔בlārōbrob: abundance (in any respect)H7230
  16. בִּרְאֹתָ֕םbirʾōtāmra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  17. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  18. יְהוָ֥הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  19. אֱלֹהָ֖יוʾĕlōhāywelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  20. עִמּֽוֹ׃ʿimmô`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
10
  1. וַיִּקָּֽבְצ֥וּwayyiqqābĕṣûqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  2. יְרֽוּשָׁלִַ֖םyĕrûšālaimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
  3. בַּחֹ֣דֶשׁbaḥōdešchodesh: the new moon; (by implication) a monthH2320
  4. הַשְּׁלִשִׁ֑יhaššĕlišîshliyshiy: third; feminine a third (part)H7992
  5. לִשְׁנַ֥תlišnatshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  6. חֲמֵשׁḥămēšchamesh: fiveH2568
  7. עֶשְׂרֵ֖הʿeśrē`asar: ten; (only in combination), i.e. -teenH6240
  8. לְמַלְכ֥וּתlĕmalkûtmalkuwth: a rule; (concretely) a dominionH4438
  9. אָסָֽא׃ʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609
11
  1. וַיִּזְבְּח֤וּwayyizbĕḥûzabach: to slaughter an animal (usually in sacrifice)H2076
  2. לַֽיהוָה֙layhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. בַּיּ֣וֹםbayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  4. הַה֔וּאhahûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  5. מִןminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  6. הַשָּׁלָ֖לhaššālālshalal: bootyH7998
  7. הֵבִ֑יאוּhēbîʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  8. בָּקָר֙bāqārbaqar: beef cattle or an animal of the ox family of either gender (as used for plowing)H1241
  9. שְׁבַ֣עšĕbaʿsheba`: a primitive cardinal number; seven (as the sacred full one)H7651
  10. מֵא֔וֹתmēʾôtme'ah: a hundred; also as a multiplicative and a fractionH3967
  11. וְצֹ֖אןwĕṣōntso'n: a collective name for a flock (of sheep or goats)H6629
  12. שִׁבְעַ֥תšibʿatsheba`: a primitive cardinal number; seven (as the sacred full one)H7651
  13. אֲלָפִֽים׃ʾălāpîmeleph: a thousandH505
12
  1. וַיָּבֹ֣אוּwayyābōʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. בַבְּרִ֔יתbabbĕrîtbriyth: a compact (because made by passing between pieces of flesh)H1285
  3. לִדְר֕וֹשׁlidrôšdarash: (properly) to tread or frequent; (usually) to follow (for pursuit or search)H1875
  4. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  5. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. אֱלֹהֵ֣יʾĕlōhêelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  7. אֲבֽוֹתֵיהֶ֑םʾăbôtêhemab: fatherH1
  8. בְּכָלbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  9. לְבָבָ֖םlĕbābāmlebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
  10. וּבְכָלûbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. נַפְשָֽׁם׃napšāmnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
13
  1. וְכֹ֨לwĕkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  2. אֲשֶׁ֧רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  4. יִדְרֹ֛שׁyidrōšdarash: (properly) to tread or frequent; (usually) to follow (for pursuit or search)H1875
  5. לַֽיהוָ֥הlayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. אֱלֹהֵֽיʾĕlōhêelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  7. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  8. יוּמָ֑תyûmātmuwth: (literally or figuratively) to die; (causatively) to killH4191
  9. לְמִןlĕminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  10. קָטֹן֙qāṭōnqatan: abbreviated, i.e. diminutive, literally (in quantity, size or number) or figuratively (in age or importance)H6996
  11. וְעַדwĕʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  12. גָּד֔וֹלgādôlgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
  13. לְמֵאִ֖ישׁlĕmēʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  14. וְעַדwĕʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  15. אִשָּֽׁה׃ʾiššâishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
14
  1. וַיִּשָּֽׁבְעוּ֙wayyiššābĕʿûshaba`: (properly) to be complete, but used only as a denominative from H7651H7650
  2. לַֽיהוָ֔הlayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. בְּק֥וֹלbĕqôlqowl: a voice or soundH6963
  4. גָּד֖וֹלgādôlgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
  5. וּבִתְרוּעָ֑הûbitrûʿâtruw`ah: clamor, i.e. acclamation of joy or a battle-cryH8643
  6. וּבַחֲצֹֽצְר֖וֹתûbaḥăṣōṣĕrôtchatsotsrah: a trumpet (from its sundered or quavering note)H2689
  7. וּבְשֽׁוֹפָרֽוֹת׃ûbĕšôpārôtshowphar: a cornet (as giving a clear sound) or curved hornH7782
15
  1. וַיִּשְׂמְח֨וּwayyiśmĕḥûsamach: probably to brighten up, i.e. (figuratively) be (causatively, make) blithe or gleesomeH8055
  2. כָלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  3. יְהוּדָ֜הyĕhûdâYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  4. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. הַשְּׁבוּעָ֗הhaššĕbûʿâshbuw`ah: (properly) something sworn, i.e. an oathH7621
  6. כִּ֤יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. בְכָלbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  8. לְבָבָם֙lĕbābāmlebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
  9. נִשְׁבָּ֔עוּnišbāʿûshaba`: (properly) to be complete, but used only as a denominative from H7651H7650
  10. וּבְכָלûbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. רְצוֹנָ֣םrĕṣônāmratsown: delight (especially as shown)H7522
  12. בִּקְשֻׁ֔הוּbiqšuhûbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  13. וַיִּמָּצֵ֖אwayyimmāṣēʾmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  14. לָהֶ֑םlāhem
  15. וַיָּ֧נַחwayyānaḥnuwach: to rest, i.e. settle downH5117
  16. יְהוָ֛הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  17. לָהֶ֖םlāhem
  18. מִסָּבִֽיב׃missābîbcabiyb: (as noun) a circle, neighbour, or environsH5439
16
  1. וְגַֽםwĕgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  2. מַעֲכָ֞הmaʿăkâMa`akah: depressionH4601
  3. אֵ֣ם׀ʾēmem: a mother (as the bond of the family); in a wide sense (both literally and figuratively (like H0001H517
  4. אָסָ֣אʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609
  5. הַמֶּ֗לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  6. הֱסִירָהּ֙hĕsîrāhcuwr: to turn off (literal or figurative)H5493
  7. מִגְּבִירָ֔הmiggĕbîrâgbiyrah: a mistressH1377
  8. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  9. עָֽשְׂתָ֥הʿāśĕtâ`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  10. לָאֲשֵׁרָ֖הlāʾăšērâasherah: happy; Asherah (or Astarte) a Phoenician goddessH842
  11. מִפְלָ֑צֶתmiplāṣetmiphletseth: a terror, i.e. an idolH4656
  12. וַיִּכְרֹ֤תwayyikrōtkarath: to cut (off, down or asunder); (by implication) to destroy or consumeH3772
  13. אָסָא֙ʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609
  14. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. מִפְלַצְתָּ֔הּmiplaṣtāhmiphletseth: a terror, i.e. an idolH4656
  16. וַיָּ֕דֶקwayyādeqdaqaq: to crush (or intransitively) crumbleH1854
  17. וַיִּשְׂרֹ֖ףwayyiśrōpsaraph: to be (causatively, set) on fireH8313
  18. בְּנַ֥חַלbĕnaḥalnachal: a stream, especially a winter torrent; (by implication) a (narrow) valley (in which a brook runs)H5158
  19. קִדְרֽוֹן׃qidrônQidrown: dusky place; Kidron, a brook near JerusalemH6939
17
  1. וְהַ֨בָּמ֔וֹתwĕhabbāmôtbamah: an elevationH1116
  2. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. סָ֖רוּsārûcuwr: to turn off (literal or figurative)H5493
  4. מִיִּשְׂרָאֵ֑לmiyyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  5. רַ֧קraqraq: (properly) leanness, i.e. (figuratively) limitationH7535
  6. לְבַבlĕbablebab: the heart (as the most interior organ); used also like H3820H3824
  7. אָסָ֛אʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609
  8. הָיָ֥הhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  9. שָׁלֵ֖םšālēmshalem: complete (literally or figuratively); especially friendlyH8003
  10. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. יָמָֽיו׃yāmāywyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
18
  1. וַיָּבֵ֞אwayyābēʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. קָדְשֵׁ֥יqodšêqodesh: a sacred place or thing; (abstract, rarely) sanctityH6944
  4. אָבִ֛יוʾābîwab: fatherH1
  5. וְקָֽדָשָׁ֖יוwĕqādāšāywqodesh: a sacred place or thing; (abstract, rarely) sanctityH6944
  6. בֵּ֣יתbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  7. הָֽאֱלֹהִ֑יםhāʾĕlōhîmelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  8. כֶּ֥סֶףkesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  9. וְזָהָ֖בwĕzāhābzahab: gold; (figuratively) golden, something gold-colored (i.e. yellow) such as oil or a clear, sunny skyH2091
  10. וְכֵלִֽים׃wĕkēlîmkliy: something prepared, i.e. any apparatus (as an implement, utensil, dress, vessel or weapon)H3627
19
  1. וּמִלְחָמָ֖הûmilḥāmâmilchamah: a battle (i.e. the engagement); (generally) war (i.e. warfare)H4421
  2. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. הָיָ֑תָהhāyātâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  4. עַ֛דʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  5. שְׁנַתšĕnatshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  6. שְׁלֹשִׁ֥יםšĕlōšîmshlowshiym: thirty; or (ordinal) thirtiethH7970
  7. וְחָמֵ֖שׁwĕḥāmēšchamesh: fiveH2568
  8. לְמַלְכ֥וּתlĕmalkûtmalkuwth: a rule; (concretely) a dominionH4438
  9. אָסָֽא׃ʾāsāʾAca': Asa, the name of a king and of a LeviteH609

View the full Hebrew interlinear for 2 Chronicles 15 →

Strong's words in 2 Chronicles 15 (6)
Strong's H3605 — וְכָל (wĕkāl)
kol (kole) (or (Jer. 33) n-m. 1. (properly) the whole 2. (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense) [from H3634] KJV: (in) all (manner, (ye)), altogether, any (manner), enough, every (one, place, thing), howsoever, as many as, (no-)thing, ought, whatsoever, (the) whole, whoso(-ever). Root(s): H3634. Appears 12 times in 2 Chronicles 15.
Strong's H3068 — יְהוָ֤ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 10 times in 2 Chronicles 15.
Strong's H430 — אֱלֹהִֽים׃ (ʾĕlōhîm)
elohiym (el-o-heem') n-m. 1. gods in the ordinary sense 2. but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the supreme God 3. occasionally applied by way of deference to magistrates 4. and sometimes as a superlative [plural of H433] KJV: angels, X exceeding, God (gods)(-dess, -ly), X (very) great, judges, X mighty. Root(s): H433. Appears 8 times in 2 Chronicles 15.
Strong's H609 — אָסָא֒ (ʾāsāʾ)
Aca' (aw-saw') n/p. 1. Asa, the name of a king and of a Levite [of uncertain derivation] KJV: Asa.. Appears 8 times in 2 Chronicles 15.
Strong's H3478 — לְיִשְׂרָאֵ֑ל (lĕyiśrāʾēl)
Yisra'el (yis-raw-ale') n/p. 1. he will rule as God 2. Jisrael, a symbolical name of Jacob 3. (typically) of his posterity [from H8280 and H410] KJV: Israel. Root(s): H8280, H410. Appears 5 times in 2 Chronicles 15.
Strong's H1961 — הָֽיְתָ֥ה (hāyĕtâ)
hayah (haw-yaw) v. 1. to exist 2. to be or become 3. to come into being, i.e. to happen, to occur (always emphatic, and not a mere copula or auxiliary) [a primitive root] KJV: beacon, X altogether, be. Appears 4 times in 2 Chronicles 15.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress