Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter 2 Chronicles 10 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Rehoboam gara Shekem nʼihi na Izrel niile zukọrọ ebe ahụ ime ya eze.
2 Mgbe Jeroboam nwa Nebat nụrụ nke a (ọ nọ nʼIjipt ebe ọ gbagara ọsọ ndụ site nʼaka eze Solomọn) o sitere Ijipt lọta.
3 Ya mere, ha ziri ozi kpọọ Jeroboam, ya na ndị Izrel niile jekwuru Rehoboam sị ya:
4 “Nna gị boro anyị ibu arọ, ma ugbu a mee ka ibu arọ na ịyagba arọ a nke o bokwasịrị anyị dị mfe, anyị ga-ejere gị ozi.”
5 Rehoboam zara ha sị, “Bịaghachikwutenụ m mgbe ụbọchị atọ gasịrị.” Nʼihi ya ndị ahụ lara.
6 Mgbe ahụ, eze Rehoboam gara ịnata ndụmọdụ nʼaka ndị okenye, bụ ndị jeere nna ya Solomọn ozi nʼoge ọ dị ndụ ya, sị ha, “Olee ndụmọdụ unu ga-enye m maka mụ inye ndị a ọsịsa?”
7 Ha zara ya, “Ọ bụrụ na ị ga-emere ha ihe ọma, mee ihe ga-atọ ha ụtọ, nyekwa ha ọsịsa dị mma, ha ga-anọgide bụrụ ndị ohu gị mgbe niile.”
8 Ma ọ nabataghị ndụmọdụ ndị okenye nyere ya, ọ gakwuru ụmụ okorobịa ndị ya na ha tokọrọ, bụkwa ndị na-ejere ya ozi, ka ha nye ya ndụmọdụ.
9 Rehoboam jụrụ ha sị, “Gịnị bụ ndụmọdụ unu? Gịnị bụ ọsịsa anyị ga-enye ndị a na-asị, ‘Mee ka ibu arọ nna gị bokwasịrị anyị dị mfe’? ”
10 Ụmụ okorobịa ahụ, bụ ndị ya na ha tokọrọ, zaghachiri sị, “Gwa ndị ahụ sịrị gị, ‘Nna gị bokwasịrị anyị ibu arọ, ma mee ka ibu anyị dị mfe,’ ị ga-agwa ha, sị, ‘Mkpịsịaka nta dị nʼaka m gbara okpotokpo karịa ukwu nna m.
11 Nna m boro unu ibu arọ; aga m atụkwasị ihe nʼibu ahụ mee ka ọ dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, maọbụ akpị ka m ga-eji mekpaa unu ahụ.’ ”
12 Mgbe ụbọchị atọ gasịrị, Jeroboam na ndị Izrel niile bịaghachiri ịnụrụ ọsịsa Rehoboam, dịka eze kwuru, sị, “Laghachitenụ nʼụbọchị nke atọ.”
13 Eze sara ha okwu nʼolu dị ike. Ọ jụrụ ndụmọdụ ndị okenye
14 ma gbasoro ndụmọdụ nke ụmụ okorobịa nyere, ọ sịrị, “Nna m mere ka ibu unu dị arọ, aga m eme ka ibu unu dị arọ karịa. Nna m ji apịpịa dọọ unu aka na ntị, aga m eji akpị mekpaa unu ahụ.”
15 Ya mere, eze aṅaghị ndị ahụ ntị, nʼihi mgbanwe nke ọnọdụ niile a sitere nʼebe Chineke nọ, ka e mezuo okwu ahụ Onyenwe anyị gwara Jeroboam nwa Nebat site nʼọnụ Ahija onye Shilo.
16 Mgbe Izrel niile hụrụ na eze jụrụ ige ha ntị, ha zaghachiri ya sị, “Olee oke anyị nwere nʼime Devid? Olee ihe nketa anyị nwere nʼime nwa Jesi? Ndị Izrel, laanụ nʼụlọ ikwu unu! Gị Devid lekọtakwa ụlọ nke gị.” Nke a mere, ka ndị Izrel niile laa nʼụlọ ha.
17 Ma banyere ndị Izrel bi nʼobodo niile nke Juda, Rehoboam gara nʼihu bụrụ eze ha.
18 Eze Rehoboam zipụrụ Adoniram onyeisi na-elekọta ndị ọrụ mmanye ma ndị Izrel ji nkume tugbuo ya. Ma eze Rehoboam jisiri ike gbaba nʼime ụgbọ agha ya, gbalaga laa Jerusalem.
19 Ya mere, Izrel nọ na nnupu isi megide ụlọ Devid ruo taa.
Chapter information and study resources

Listen to 2 Chronicles 10 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for 2 Chronicles 10

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about 2 Chronicles 10. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

2 Chronicles 10 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers.

Hebrew interlinear — 2 Chronicles 10:1–19 (312 words)
1
  1. וַיֵּ֥לֶךְwayyēlekhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  2. רְחַבְעָ֖םrĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
  3. שְׁכֶ֑מָהšĕkemâShkem: ridge; Shekem, a place in IsraelH7927
  4. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  5. שְׁכֶ֛םšĕkemShkem: ridge; Shekem, a place in IsraelH7927
  6. בָּ֥אוּbāʾûbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  7. כָלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  8. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  9. לְהַמְלִ֥יךְlĕhamlîkmalak: to reign; (inceptively) to ascend the throneH4427
  10. אֹתֽוֹ׃ʾōtôeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
2
  1. וַיְהִ֞יwayhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. כִּשְׁמֹ֨עַkišmōaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  3. יָֽרָבְעָ֤םyārobʿāmYarob`am: (the) people will contend; Jarobam, the name of two Israelite kingsH3379
  4. בֶּןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  5. נְבָט֙nĕbāṭNbat: regard; Nebat, the father of Jeroboam IH5028
  6. וְה֣וּאwĕhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  7. בְמִצְרַ֔יִםbĕmiṣrayimMitsrayim: Mitsrajim, i.e. Upper and Lower EgyptH4714
  8. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  9. בָּרַ֔חbāraḥbarach: to bolt; (figuratively) to flee suddenlyH1272
  10. מִפְּנֵ֖יmippĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  11. שְׁלֹמֹ֣הšĕlōmōShlomoh: peaceful; Shelomah, David's successorH8010
  12. הַמֶּ֑לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  13. וַיָּ֥שָׁבwayyāšobshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  14. יָֽרָבְעָ֖םyārobʿāmYarob`am: (the) people will contend; Jarobam, the name of two Israelite kingsH3379
  15. מִמִּצְרָֽיִם׃mimmiṣrāyimMitsrayim: Mitsrajim, i.e. Upper and Lower EgyptH4714
3
  1. וַֽיִּשְׁלְחוּ֙wayyišlĕḥûshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  2. וַיִּקְרְאוּwayyiqrĕʾûqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  3. ל֔וֹlô
  4. וַיָּבֹ֥אwayyābōʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  5. יָֽרָבְעָ֖םyārobʿāmYarob`am: (the) people will contend; Jarobam, the name of two Israelite kingsH3379
  6. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  7. יִשְׂרָאֵ֑לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  8. וַֽיְדַבְּר֔וּwaydabbĕrûdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  9. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  10. רְחַבְעָ֖םrĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
  11. לֵאמֹֽר׃lēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
4
  1. אָבִ֖יךָʾābîkāab: fatherH1
  2. הִקְשָׁ֣הhiqšâqashah: (properly) to be dense, i.e. tough or severe (in various applications)H7185
  3. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. עֻלֵּ֑נוּʿullēnû`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  5. וְעַתָּ֡הwĕʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  6. הָקֵל֩hāqēlqalal: to be (causatively, make) light, literally (swift, small, sharp, etc.) or figuratively (easy, trifling, vile...H7043
  7. מֵעֲבוֹדַ֨תmēʿăbôdat`abodah: work of any kindH5656
  8. אָבִ֜יךָʾābîkāab: fatherH1
  9. הַקָּשָׁ֗הhaqqāšâqasheh: severe (in various applications)H7186
  10. וּמֵֽעֻלּ֧וֹûmēʿullô`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  11. הַכָּבֵ֛דhakkābēdkabed: heavy; figuratively in a good sense (numerous) or in a bad sense (severe, difficult, stupid)H3515
  12. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  13. נָתַ֥ןnātannathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  14. עָלֵ֖ינוּʿālênû`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  15. וְנַֽעַבְדֶֽךָּ׃wĕnaʿabdekkā`abad: to work (in any sense); (by implication) to serve, tillH5647
5
  1. וַיֹּ֣אמֶרwayyōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  2. אֲלֵהֶ֗םʾălēhemel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. ע֛וֹדʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  4. שְׁלֹ֥שֶׁתšĕlōšetshalowsh: three; occasionally (ordinal) third, or (multipl.) thriceH7969
  5. יָמִ֖יםyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  6. וְשׁ֣וּבוּwĕšûbûshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  7. אֵלָ֑יʾēlāyel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  8. וַיֵּ֖לֶךְwayyēlekhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  9. הָעָֽם׃hāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
6
  1. וַיִּוָּעַ֞ץwayyiwwāʿaṣya`ats: to advise; (reflexively) to deliberate or resolveH3289
  2. הַמֶּ֣לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  3. רְחַבְעָ֗םrĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
  4. אֶתʾeteth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  5. הַזְּקֵנִים֙hazzĕqēnîmzaqen: oldH2205
  6. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. הָי֣וּhāyûhayah: to exist; to be or becomeH1961
  8. עֹֽמְדִ֗יםʿōmĕdîm`amad: to stand, in various relations (literal and figurative, intransitive and transitive)H5975
  9. לִפְנֵי֙lipnēypaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  10. שְׁלֹמֹ֣הšĕlōmōShlomoh: peaceful; Shelomah, David's successorH8010
  11. אָבִ֔יוʾābîwab: fatherH1
  12. בִּֽהְיֹת֥וֹbihĕyōtôhayah: to exist; to be or becomeH1961
  13. חַ֖יḥaychay: alive; (hence) raw (flesh)H2416
  14. לֵאמֹ֑רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  15. אֵ֚יךְʾêkeyk: how? or how!; (also) where?H349
  16. אַתֶּ֣םʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  17. נֽוֹעָצִ֔יםnôʿāṣîmya`ats: to advise; (reflexively) to deliberate or resolveH3289
  18. לְהָשִׁ֥יבlĕhāšîbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  19. לָֽעָםlāʿom`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  20. הַזֶּ֖הhazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  21. דָּבָֽר׃dābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
7
  1. וַיְדַבְּר֨וּwaydabbĕrûdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  2. אֵלָ֜יוʾēlāywel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. לֵאמֹ֗רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  4. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  5. תִּֽהְיֶ֨הtihĕyehayah: to exist; to be or becomeH1961
  6. לְט֜וֹבlĕṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  7. לְהָעָ֤םlĕhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  8. הַזֶּה֙hazzehzeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  9. וּרְצִיתָ֔םûrĕṣîtāmratsah: to be pleased with; specifically, to satisfy a debtH7521
  10. וְדִבַּרְתָּ֥wĕdibbartādabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  11. אֲלֵהֶ֖םʾălēhemel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  12. דְּבָרִ֣יםdĕbārîmdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  13. טוֹבִ֑יםṭôbîmtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  14. וְהָי֥וּwĕhāyûhayah: to exist; to be or becomeH1961
  15. לְךָ֛lĕkā
  16. עֲבָדִ֖יםʿăbādîm`ebed: a servantH5650
  17. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  18. הַיָּמִֽים׃hayyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
8
  1. וַֽיַּעֲזֹ֛בwayyaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. עֲצַ֥תʿăṣat`etsah: advice; (by implication) planH6098
  4. הַזְּקֵנִ֖יםhazzĕqēnîmzaqen: oldH2205
  5. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  6. יְעָצֻ֑הוּyĕʿāṣuhûya`ats: to advise; (reflexively) to deliberate or resolveH3289
  7. וַיִּוָּעַ֗ץwayyiwwāʿaṣya`ats: to advise; (reflexively) to deliberate or resolveH3289
  8. אֶתʾeteth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  9. הַיְלָדִים֙haylādîmyeled: something born, i.e. a lad or offspringH3206
  10. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  11. גָּֽדְל֣וּgādĕlûgadal: (properly) to twist; to be large (in various senses, as in body, mind, estate or honor, also in pride)H1431
  12. אִתּ֔וֹʾittôeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  13. הָעֹֽמְדִ֖יםhāʿōmĕdîm`amad: to stand, in various relations (literal and figurative, intransitive and transitive)H5975
  14. לְפָנָֽיו׃lĕpānāywpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
9
  1. וַיֹּ֣אמֶרwayyōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  2. אֲלֵהֶ֗םʾălēhemel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. מָ֚הmâmah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  4. אַתֶּ֣םʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  5. נֽוֹעָצִ֔יםnôʿāṣîmya`ats: to advise; (reflexively) to deliberate or resolveH3289
  6. וְנָשִׁ֥יבwĕnāšîbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  7. דָּבָ֖רdābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  8. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. הָעָ֣םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  10. הַזֶּ֑הhazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  11. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  12. דִּבְּר֤וּdibbĕrûdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  13. אֵלַי֙ʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  14. לֵאמֹ֔רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  15. הָקֵל֙hāqēlqalal: to be (causatively, make) light, literally (swift, small, sharp, etc.) or figuratively (easy, trifling, vile...H7043
  16. מִןminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  17. הָעֹ֔לhāʿōl`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  18. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  19. נָתַ֥ןnātannathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  20. אָבִ֖יךָʾābîkāab: fatherH1
  21. עָלֵֽינוּ׃ʿālênû`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
10
  1. וַיְדַבְּר֣וּwaydabbĕrûdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  2. אִתּ֗וֹʾittôeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  3. הַיְלָדִים֙haylādîmyeled: something born, i.e. a lad or offspringH3206
  4. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. גָּֽדְל֣וּgādĕlûgadal: (properly) to twist; to be large (in various senses, as in body, mind, estate or honor, also in pride)H1431
  6. אִתּוֹ֮ʾittôeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  7. לֵאמֹר֒lēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  8. כֹּֽהkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  9. תֹאמַ֡רtōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  10. לָעָם֩lāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  11. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  12. דִּבְּר֨וּdibbĕrûdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  13. אֵלֶ֜יךָʾēlêkāel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  14. לֵאמֹ֗רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  15. אָבִ֙יךָ֙ʾābîkāab: fatherH1
  16. הִכְבִּ֣ידhikbîdkabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  17. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  18. עֻלֵּ֔נוּʿullēnû`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  19. וְאַתָּ֖הwĕʾattâattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  20. הָקֵ֣לhāqēlqalal: to be (causatively, make) light, literally (swift, small, sharp, etc.) or figuratively (easy, trifling, vile...H7043
  21. מֵֽעָלֵ֑ינוּmēʿālênû`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  22. כֹּ֚הkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  23. תֹּאמַ֣רtōʾmaramar: to say (used with great latitude)H559
  24. אֲלֵהֶ֔םʾălēhemel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  25. קָֽטָנִּ֥יqāṭonnîqoten: a pettiness, i.e. the little fingerH6995
  26. עָבָ֖הʿābâ`abah: to be denseH5666
  27. מִמָּתְנֵ֥יmimmotnêmothen: (properly) the waist or small of the backH4975
  28. אָבִֽי׃ʾābîab: fatherH1
11
  1. וְעַתָּ֗הwĕʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  2. אָבִי֙ʾābiyab: fatherH1
  3. הֶעְמִ֤יסheʿmîs`amac: to load, i.e. impose a burden (or figuratively, infliction)H6006
  4. עֲלֵיכֶם֙ʿălêkem`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  5. עֹ֣לʿōl`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  6. כָּבֵ֔דkābēdkabed: heavy; figuratively in a good sense (numerous) or in a bad sense (severe, difficult, stupid)H3515
  7. וַֽאֲנִ֖יwaʾănîaniy: IH589
  8. אֹסִ֣יףʾōsîpyacaph: to add or augment (often adverbial, to continue to do a thing)H3254
  9. עַֽלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  10. עֻלְּכֶ֑םʿullĕkem`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  11. אָבִ֗יʾābîab: fatherH1
  12. יִסַּ֤רyissaryacar: to chastise, literally (with blows) or figuratively (with words)H3256
  13. אֶתְכֶם֙ʾetkemeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  14. בַּשּׁוֹטִ֔יםbaššôṭîmshowt: a lash (literally or figuratively)H7752
  15. וַֽאֲנִ֖יwaʾănîaniy: IH589
  16. בָּֽעֲקְרַבִּֽים׃bāʿăqrabbîm`aqrab: a scorpion; (figuratively) a scourge or knotted whipH6137
12
  1. וַיָּבֹ֨אwayyābōʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  2. יָֽרָבְעָ֧םyārobʿāmYarob`am: (the) people will contend; Jarobam, the name of two Israelite kingsH3379
  3. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  4. הָעָ֛םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  5. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  6. רְחַבְעָ֖םrĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
  7. בַּיּ֣וֹםbayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  8. הַשְּׁלִשִׁ֑יhaššĕlišîshliyshiy: third; feminine a third (part)H7992
  9. כַּֽאֲשֶׁ֨רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  10. דִּבֶּ֤רdibberdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  11. הַמֶּ֙לֶךְ֙hammelekmelek: a kingH4428
  12. לֵאמֹ֔רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  13. שׁ֥וּבוּšûbûshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  14. אֵלַ֖יʾēlayel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  15. בַּיּ֥וֹםbayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  16. הַשְּׁלִשִֽׁי׃haššĕlišîshliyshiy: third; feminine a third (part)H7992
13
  1. וַיַּֽעֲנֵ֥םwayyaʿănēm`anah: (properly) to eye; (generally) to heed, i.e. pay attentionH6030
  2. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  3. קָשָׁ֑הqāšâqasheh: severe (in various applications)H7186
  4. וַֽיַּעֲזֹב֙wayyaʿăzōb`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  5. הַמֶּ֣לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  6. רְחַבְעָ֔םrĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
  7. אֵ֖תʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  8. עֲצַ֥תʿăṣat`etsah: advice; (by implication) planH6098
  9. הַזְּקֵנִֽים׃hazzĕqēnîmzaqen: oldH2205
14
  1. וַיְדַבֵּ֣רwaydabbērdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  2. אֲלֵהֶ֗םʾălēhemel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  3. כַּֽעֲצַ֤תkaʿăṣat`etsah: advice; (by implication) planH6098
  4. הַיְלָדִים֙haylādîmyeled: something born, i.e. a lad or offspringH3206
  5. לֵאמֹ֔רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  6. אָבִ֗יʾābîab: fatherH1
  7. אַכְבִּיד֙ʾakbîdkabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  8. אֶֽתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. עֻלְּכֶ֔םʿullĕkem`ol: a yoke (as imposed on the neck), literally or figurativelyH5923
  10. וַֽאֲנִ֖יwaʾănîaniy: IH589
  11. אֹסִ֣יףʾōsîpyacaph: to add or augment (often adverbial, to continue to do a thing)H3254
  12. עָלָ֑יוʿālāyw`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  13. אָבִ֗יʾābîab: fatherH1
  14. יִסַּ֤רyissaryacar: to chastise, literally (with blows) or figuratively (with words)H3256
  15. אֶתְכֶם֙ʾetkemeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  16. בַּשּׁוֹטִ֔יםbaššôṭîmshowt: a lash (literally or figuratively)H7752
  17. וַֽאֲנִ֖יwaʾănîaniy: IH589
  18. בָּעַקְרַבִּֽים׃bāʿaqrabbîm`aqrab: a scorpion; (figuratively) a scourge or knotted whipH6137
15
  1. וְלֹֽאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  2. שָׁמַ֥עšāmaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  3. הַמֶּ֖לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  4. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  5. הָעָ֑םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  6. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. הָיְתָ֤הhāytâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  8. נְסִבָּה֙nĕsibbāhncibbah: (properly) an environment, i.e. circumstance or turn of affairsH5252
  9. מֵעִ֣םmēʿim`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  10. הָֽאֱלֹהִ֔יםhāʾĕlōhîmelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  11. לְמַעַן֩lĕmaʿanma`an: (properly) heed, i.e. purposeH4616
  12. הָקִ֨יםhāqîmquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  13. יְהוָ֜הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  14. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. דְּבָר֗וֹdĕbārôdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  16. אֲשֶׁ֤רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  17. דִּבֶּר֙dibberdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  18. בְּיַד֙bĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  19. אֲחִיָּ֣הוּʾăḥiyyāhûAchiyah: brother (i.e. worshipper) of Jah; Achijah, the name of nine IsraelitesH281
  20. הַשִּֽׁלוֹנִ֔יhaššilônîShiylowniy: a Shilonite or inhabitant of ShilohH7888
  21. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  22. יָֽרָבְעָ֖םyārobʿāmYarob`am: (the) people will contend; Jarobam, the name of two Israelite kingsH3379
  23. בֶּןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  24. נְבָֽט׃nĕbāṭNbat: regard; Nebat, the father of Jeroboam IH5028
16
  1. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  2. יִשְׂרָאֵ֗לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  3. כִּ֠יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  4. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. שָׁמַ֣עšāmaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  6. הַמֶּלֶךְ֮hammelekmelek: a kingH4428
  7. לָהֶם֒lāhemhem: they (only used when emphatic)H1992
  8. וַיָּשִׁ֣יבוּwayyāšîbûshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  9. הָעָ֣םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  10. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  11. הַמֶּ֣לֶךְ׀hammelekmelek: a kingH4428
  12. לֵאמֹ֡רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  13. מַהmamah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  14. לָּנוּ֩lānû
  15. חֵ֨לֶקḥēleqcheleq: (properly) smoothness (of the tongue); also an allotmentH2506
  16. בְּדָוִ֜ידbĕdāwîdDavid: loving; David, the youngest son of JesseH1732
  17. וְלֹֽאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  18. נַחֲלָ֣הnaḥălânachalah: (properly) something inherited; (abstractly) occupancyH5159
  19. בְּבֶןbĕbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  20. יִשַׁ֗יyišayYishay: extant; Jishai, David's fatherH3448
  21. אִ֤ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  22. לְאֹֽהָלֶ֙יךָ֙lĕʾōhālêkāohel: a tent (as clearly conspicuous from a distance)H168
  23. יִשְׂרָאֵ֔לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  24. עַתָּ֕הʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  25. רְאֵ֥הrĕʾēra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  26. בֵֽיתְךָ֖bêtĕkābayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  27. דָּוִ֑ידdāwîdDavid: loving; David, the youngest son of JesseH1732
  28. וַיֵּ֥לֶךְwayyēlekhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  29. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  30. יִשְׂרָאֵ֖לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  31. לְאֹֽהָלָֽיו׃lĕʾōhālāywohel: a tent (as clearly conspicuous from a distance)H168
17
  1. וּבְנֵ֣יûbĕnêben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  2. יִשְׂרָאֵ֔לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  3. הַיֹּֽשְׁבִ֖יםhayyōšĕbîmyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  4. בְּעָרֵ֣יbĕʿārê`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  5. יְהוּדָ֑הyĕhûdâYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  6. וַיִּמְלֹ֥ךְwayyimlōkmalak: to reign; (inceptively) to ascend the throneH4427
  7. עֲלֵיהֶ֖םʿălêhem`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  8. רְחַבְעָֽם׃rĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
18
  1. וַיִּשְׁלַ֞חwayyišlaḥshalach: to send away, for, or out (in a great variety of applications)H7971
  2. הַמֶּ֣לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  3. רְחַבְעָ֗םrĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
  4. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  5. הֲדֹרָם֙hădōrāmHadowram: Hadoram, a son of Joktan, and the tribe descended from himH1913
  6. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  8. הַמַּ֔סhammasmac: (properly) a burden (as causing to faint), i.e. a tax in the form of forced laborH4522
  9. וַיִּרְגְּמוּwayyirgĕmûragam: to cast together (stones), i.e. to lapidateH7275
  10. ב֧וֹbô
  11. בְנֵֽיbĕnêben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  12. יִשְׂרָאֵ֛לyiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  13. אֶ֖בֶןʾebeneben: a stoneH68
  14. וַיָּמֹ֑תwayyāmōtmuwth: (literally or figuratively) to die; (causatively) to killH4191
  15. וְהַמֶּ֣לֶךְwĕhammelekmelek: a kingH4428
  16. רְחַבְעָ֗םrĕḥabʿāmRchab`am: a people has enlarged; Rechabam, an Israelite kingH7346
  17. הִתְאַמֵּץ֙hitʾammēṣamats: to be alert, physically (on foot) or mentally (in courage)H553
  18. לַֽעֲל֣וֹתlaʿălôt`alah: to ascend, intransitively (be high) or actively (mount)H5927
  19. בַּמֶּרְכָּבָ֔הbammerkābâmerkabah: a chariotH4818
  20. לָנ֖וּסlānûsnuwc: to flit, i.e. vanish away (subside, escapeH5127
  21. יְרֽוּשָׁלִָֽם׃yĕrûšāloimYruwshalaim: founded peaceful; Jerushalaim or Jerushalem, the capital city of IsraelH3389
19
  1. וַיִּפְשְׁע֤וּwayyipšĕʿûpasha`: to break away (from just authority), i.e. trespass, apostatize, quarrelH6586
  2. יִשְׂרָאֵל֙yiśrāʾēlYisra'el: he will rule as God; Jisrael, a symbolical name of JacobH3478
  3. בְּבֵ֣יתbĕbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  4. דָּוִ֔ידdāwîdDavid: loving; David, the youngest son of JesseH1732
  5. עַ֖דʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  6. הַיּ֥וֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  7. הַזֶּֽה׃hazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088

View the full Hebrew interlinear for 2 Chronicles 10 →

Strong's words in 2 Chronicles 10 (6)
Strong's H559 — לֵאמֹֽר׃ (lēʾmōr)
amar (aw-mar') v. 1. to say (used with great latitude) [a primitive root] KJV: answer, appoint, avouch, bid, boast self, call, certify, challenge, charge, + (at the, give) command(-ment), commune, consider, declare, demand, X desire, determine, X expressly, X indeed, X intend, name, X plainly, promise, publish, report, require, say, speak (against, of), X still, X suppose, talk, tell, term, X that is, X think, use (speech), utter, X verily, X yet.. Appears 13 times in 2 Chronicles 10.
Strong's H1 — אָבִ֖יךָ (ʾābîkā)
ab (awb) n-m. 1. father {in a literal and immediate, or figurative and remote application} [a primitive word. Compare names beginning with "Abi-"] KJV: chief, (fore-)father(-less), X patrimony, princi. Appears 10 times in 2 Chronicles 10.
Strong's H4428 — הַמֶּ֑לֶךְ (hammelek)
melek (meh'-lek) n-m. 1. a king [from H4427] KJV: king, royal. Root(s): H4427. Appears 10 times in 2 Chronicles 10.
Strong's H1696 — וַֽיְדַבְּר֔וּ (waydabbĕrû)
dabar (daw-bar') v. 1. perhaps properly, to arrange 2. but used figuratively (of words), to speak 3. rarely (in a destructive sense) to subdue [a primitive root] KJV: answer, appoint, bid, command, co. Appears 9 times in 2 Chronicles 10.
Strong's H3478 — יִשְׂרָאֵ֖ל (yiśrāʾēl)
Yisra'el (yis-raw-ale') n/p. 1. he will rule as God 2. Jisrael, a symbolical name of Jacob 3. (typically) of his posterity [from H8280 and H410] KJV: Israel. Root(s): H8280, H410. Appears 8 times in 2 Chronicles 10.
Strong's H5971 — הָעָֽם׃ (hāʿām)
`am (am) n-m. 1. a people (as a congregated unit) 2. specifically, a tribe (as those of Israel) 3. hence (collectively) troops or attendants 4. (figuratively) a flock [from H6004] KJV: folk, men, nation, people. Root(s): H6004. Appears 8 times in 2 Chronicles 10.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress