Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Nehemiah 5 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Nʼoge ahụ, ụfọdụ ezinaụlọ bidoro itamu ntamu megide ndị Juu ibe ha.
2 Ụfọdụ na-atamu na-asị, “Anyị na ụmụ anyị dị ukwuu nʼọnụọgụgụ. Ọ bụrụ na anyị ga-eri nri dị ndụ, o kwesikwara ka anyị nwee ike ịzụrụ ọka.”
3 Ndị ọzọ na-asịkwa, “Anyị agbaala ubi anyị, ubi vaịnị anyị na ụlọ anyị nʼibe ka anyị nweta mkpụrụ ubi nʼoge ụnwụ.”
4 Ma ndị ọzọkwa na-asị, “Lee na anyị gbazitere ego anyị ji tụọ ụtụ isi eze maka ubi anyị na ubi vaịnị anyị.
5 Nʼagbanyeghị na ọ bụ otu anụ ahụ na ọbara ka anyị na ndị Juu ọzọ nwere, dịka ụmụ ha dị ka ụmụ anyị dịkwa, ma anyị emeela ka ụmụ anyị ndị ikom na ndị inyom bụrụ ndị ohu. Ụfọdụ nʼime ụmụ anyị ndị inyom abụrụlarị ndị ohu, ma anyị enweghị ike nke aka anyị, nʼihi na ndị ọzọ bụ ndị nwezi ala ubi anyị na ubi vaịnị anyị niile.”
6 Iwe were m nke ukwuu mgbe m nụrụ mkpu akwa ha na mkpesa ndị a.
7 Ya mere, mgbe m chesiri echiche banyere ya, e boro m ndị a na-asọpụrụ na ndị ọchịchị ebubo. A gwara m ha, “Unu na-anara ụmụnna unu ọmụrụnwa ego unu enyere ha.” Ya mere, a kpọrọ m nzukọ ọha mmadụ maka imegide ha.
8 Nʼụbọchị nzukọ ahụ, agwara m ha okwu sị, “Ọtụtụ nʼime anyị na-agbalị nʼụzọ niile ịhụ na anyị zụtaghachiri ụmụnna anyị ndị Juu bu ndị e resiri ndị mba ọzọ. Ma unu nọ nʼebe a na-agbalị ime ha ka ha ghọọ ndị ohu unu. Ruo ole mgbe ka anyị ga-anọgide na-agbapụta ha site nʼọnọdụ ibu ohu?” Ma ha niile ekwughị okwu ọbụla, nʼihi na ha enweghị ihe ha ga-ekwu.
9 Agwakwara m ha okwu ọzọ sị, “Ihe unu na-eme jọrọ njọ. O kwesighị ka unu tụọ egwu Chineke si otu a gbanarị nkọcha nke ndị iro anyị, bụ ndị mba ọzọ?”
10 Mụ onwe m na ụmụnna m na ndị na-ejere m ozi na-agbazinye ụmụnne anyị ego na ọka. Ma ka anyị kwụsị ịnara ọmụrụnwa.
11 Nyeghachinụ ha ala ubi ha niile ngwangwa, ma ubi vaịnị ha niile, ubi oliv ha niile, ụlọ ha niile na ọmụrụnwa nke unu na-anara ha nke bụ otu ụzọ nʼime narị nke ego, ọka, mmanya ọhụrụ na mmanụ.
12 Ha sịrị, “Anyị ga-enyeghachi ha. Anyị agakwaghị anara ha ihe ọzọ. Anyị ga-emezu ihe i kwuru.” Mgbe ahụ, akpọkọtara m ndị nchụaja, mee ka ndị ndu na ndịisi ozi ṅụọ iyi imezu nkwa ha.
13 Ayọgharịrị m ọnụ ọnụ uwe mwụda m sị, “Otu a ka Chineke ga-esi yọchapụ site nʼụlọ ha na ihe nweta ha onye ọbụla nke na-agaghị edebezu nkwa a.” Ndị niile zukọrọ kwere sị, “Amen.” Ha tokwara Onyenwe anyị: Ha niile mekwara ihe ha kwere na nkwa.
14 Ọzọ, nʼime afọ iri na abụọ ahụ a họpụtara m ị bụ onyeisi ọchịchị na Juda, site nʼiri afọ abụọ nke ịbụ eze Ataksekses ruo nʼafọ iri atọ na abụọ ya, mụ na ụmụnne m esiteghị na nri a na-atụkọrọ onyeisi ọchịchị were ihe oriri ọbụla.
15 Ma ọ bụghị otu a ka o si dị na mbụ, nʼihi na ndịisi ọchịchị niile buru m ụzọ chịa boro ndị ahụ ibu arọ dị ukwuu. Ha na-anakọta site nʼaka onye ọbụla iri mkpụrụ ọlaọcha anọ, tinyere ihe oriri na mmanya ha na-ewebatakwa. Ọbụladị ndị na-enyere ha aka mekpakwara ndị mmadụ ahụ. Ma emeghị m otu a, nʼihi ịtụ egwu Chineke.
16 Kama, anọgidesiri m ike nʼọrụ iwugharị mgbidi ahụ, achịkọtara ndị ikom m niile nʼebe ahụ nʼihi ije ozi a. Ọ dịghịkwa ala anyị zụrụ.
17 Ma otu ọ dị, ndịisi Juu ọnụọgụgụ ha dị otu narị na iri na ise na-eri nri na tebul m, tinyere ndị na-abịakwute anyị site na mba ndị dị anyị gburugburu.
18 Ihe na-ezu nri a na-eri nʼụlọ m kwa ụbọchị bụ otu ehi na atụrụ isii gbara abụba, na ọtụtụ ọkụkụ, na ụdị mmanya dị iche iche a na-ebubata kwa ụbọchị iri ọbụla. Nʼagbanyeghị nke a, ọ dịghị mgbe ọbụla m nara site nʼaka ha ụtụ ihe oriri nke onye na-achị ala kwesiri inweta, nʼihi na ha onwe ha nọ na mkpa dị ukwuu.
19 Chineke m biko, echefula ihe m meere ndị a, gọzie m nʼụzọ nke gị.
Chapter information and study resources

Listen to Nehemiah 5 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Nehemiah 5

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Nehemiah 5. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Nehemiah 5 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers.

Hebrew interlinear — Nehemiah 5:1–19 (327 words)
1
  1. וַתְּהִ֨יwattĕhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. צַֽעֲקַ֥תṣaʿăqattsa`aqah: a shriekH6818
  3. הָעָ֛םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  4. וּנְשֵׁיהֶ֖םûnĕšêhemishshah: irregular plural, nashiym {naw-sheem'}; a woman (used in the same wide sense as H0582)H802
  5. גְּדוֹלָ֑הgĕdôlâgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
  6. אֶלʾelel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  7. אֲחֵיהֶ֖םʾăḥêhemach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  8. הַיְּהוּדִֽים׃hayyĕhûdîmYhuwdiy: a Jehudite (i.e. Judaite or Jew), or descendant of Jehudah (i.e. Judah)H3064
2
  1. וְיֵשׁ֙wĕyēšyesh: entity; used adverbially or as a copula for the substantive verb (H1961)H3426
  2. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. אֹֽמְרִ֔יםʾōmĕrîmamar: to say (used with great latitude)H559
  4. בָּנֵ֥ינוּbānênûben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  5. וּבְנֹתֵ֖ינוּûbĕnōtênûbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  6. אֲנַ֣חְנוּʾănaḥnûanachnuw: weH587
  7. רַבִּ֑יםrabbîmrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
  8. וְנִקְחָ֥הwĕniqḥâlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  9. דָגָ֖ןdāgāndagan: (properly) increase, i.e. grainH1715
  10. וְנֹֽאכְלָ֥הwĕnōʾkĕlâakal: to eat (literally or figuratively)H398
  11. וְנִֽחְיֶֽה׃wĕniḥĕyechayah: to live, whether literally or figurativelyH2421
3
  1. וְיֵשׁ֙wĕyēšyesh: entity; used adverbially or as a copula for the substantive verb (H1961)H3426
  2. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. אֹֽמְרִ֔יםʾōmĕrîmamar: to say (used with great latitude)H559
  4. שְׂדֹתֵ֛ינוּśĕdōtênûsadeh: a field (as flat)H7704
  5. וּכְרָמֵ֥ינוּûkĕrāmênûkerem: a garden or vineyardH3754
  6. וּבָתֵּ֖ינוּûbottênûbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  7. אֲנַ֣חְנוּʾănaḥnûanachnuw: weH587
  8. עֹֽרְבִ֑יםʿōrĕbîm`arab: to braid, i.e. intermix; technically, to traffic (as if by barter)H6148
  9. וְנִקְחָ֥הwĕniqḥâlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  10. דָגָ֖ןdāgāndagan: (properly) increase, i.e. grainH1715
  11. בָּֽרָעָֽב׃bārāʿābra`ab: hunger (more or less extensive)H7458
4
  1. וְיֵשׁ֙wĕyēšyesh: entity; used adverbially or as a copula for the substantive verb (H1961)H3426
  2. אֲשֶׁ֣רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  3. אֹֽמְרִ֔יםʾōmĕrîmamar: to say (used with great latitude)H559
  4. לָוִ֥ינוּlāwînûlavah: (properly) to twine; (by implication) to unite, to remainH3867
  5. כֶ֖סֶףkesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  6. לְמִדַּ֣תlĕmiddatmiddah: (properly) extension, i.e. height or breadthH4060
  7. הַמֶּ֑לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  8. שְׂדֹתֵ֖ינוּśĕdōtênûsadeh: a field (as flat)H7704
  9. וּכְרָמֵֽינוּ׃ûkĕrāmênûkerem: a garden or vineyardH3754
5
  1. וְעַתָּ֗הwĕʿattâ`attah: at this time, whether adverb, conjunction or expletiveH6258
  2. כִּבְשַׂ֤רkibśarbasar: flesh (from its freshness); by extension, body, personH1320
  3. אַחֵ֙ינוּ֙ʾaḥênûach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  4. בְּשָׂרֵ֔נוּbĕśārēnûbasar: flesh (from its freshness); by extension, body, personH1320
  5. כִּבְנֵיהֶ֖םkibnêhemben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  6. בָּנֵ֑ינוּbānênûben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  7. וְהִנֵּ֣הwĕhinnēhinneh: lo!H2009
  8. אֲנַ֣חְנוּʾănaḥnûanachnuw: weH587
  9. כֹֽ֠בְשִׁיםkōbĕšîmkabash: to tread down; (hence) negatively, to disregardH3533
  10. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  11. בָּנֵ֨ינוּbānênûben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  12. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  13. בְּנֹתֵ֜ינוּbĕnōtênûbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  14. לַֽעֲבָדִ֗יםlaʿăbādîm`ebed: a servantH5650
  15. וְיֵ֨שׁwĕyēšyesh: entity; used adverbially or as a copula for the substantive verb (H1961)H3426
  16. מִבְּנֹתֵ֤ינוּmibbĕnōtênûbath: a daughter (used in the same wide sense as other terms of relationship, literally and figuratively)H1323
  17. נִכְבָּשׁוֹת֙nikbāšôtkabash: to tread down; (hence) negatively, to disregardH3533
  18. וְאֵ֣יןwĕʾênayin: a non-entity; (generally) used as a negative particleH369
  19. לְאֵ֣לlĕʾēlel: strength; (as adjective) mightyH410
  20. יָדֵ֔נוּyādēnûyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  21. וּשְׂדֹתֵ֥ינוּûśĕdōtênûsadeh: a field (as flat)H7704
  22. וּכְרָמֵ֖ינוּûkĕrāmênûkerem: a garden or vineyardH3754
  23. לַֽאֲחֵרִֽים׃laʾăḥērîmacher: (properly) hinder; (generally) next, other, etcH312
6
  1. וַיִּ֥חַרwayyiḥarcharah: to glow or grow warm; figuratively (usually) to blaze up, of anger, zeal, jealousyH2734
  2. לִ֖יlî
  3. מְאֹ֑דmĕʾōdm`od: (properly) vehemence; (with or without preposition) vehementlyH3966
  4. כַּֽאֲשֶׁ֤רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  5. שָׁמַ֙עְתִּי֙šāmaʿtiyshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  6. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  7. זַֽעֲקָתָ֔םzaʿăqātāmza`aq: a shriek or outcryH2201
  8. וְאֵ֖תwĕʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. הַדְּבָרִ֥יםhaddĕbārîmdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  10. הָאֵֽלֶּה׃hāʾēlleel-leh: these or thoseH428
7
  1. וַיִּמָּלֵ֨ךְwayyimmālēkmalak: to reign; (inceptively) to ascend the throneH4427
  2. לִבִּ֜יlibbîleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  3. עָלַ֗יʿālay`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  4. וָֽאָרִ֙יבָה֙wāʾārîbāhriyb: (properly) to toss, i.e. grapple; (mostly figuratively) to wrangle, i.e. hold a controversyH7378
  5. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. הַֽחֹרִ֣יםhaḥōrîmchor: (properly) white or pure (from the cleansing or shining power of fireH2715
  7. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  8. הַסְּגָנִ֔יםhassĕgānîmcagan: a prefect of a provinceH5461
  9. וָאֹֽמְרָ֣הwāʾōmĕrâamar: to say (used with great latitude)H559
  10. לָהֶ֔םlāhem
  11. מַשָּׁ֥אmaššāʾmashsha': a loan; (by implication) interest on a debtH4855
  12. אִישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  13. בְּאָחִ֖יוbĕʾāḥîwach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  14. אַתֶּ֣םʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  15. נֹשִׁ֑איםnōšiymnashah: to lend or (by reciprocity) borrow on security or interestH5383
  16. וָֽאֶתֵּ֥ןwāʾettēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  17. עֲלֵיהֶ֖םʿălêhem`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  18. קְהִלָּ֥הqĕhillâqhillah: an assemblageH6952
  19. גְדוֹלָֽה׃gĕdôlâgadowl: great (in any sense); (hence) olderH1419
8
  1. וָאֹֽמְרָ֣הwāʾōmĕrâamar: to say (used with great latitude)H559
  2. לָהֶ֗םlāhem
  3. אֲנַ֣חְנוּʾănaḥnûanachnuw: weH587
  4. קָ֠נִינוּqānînûqanah: to erect, i.e. create; by extension, to procure, especially by purchase (causatively, sell)H7069
  5. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. אַחֵ֨ינוּʾaḥênûach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  7. הַיְּהוּדִ֜יםhayyĕhûdîmYhuwdiy: a Jehudite (i.e. Judaite or Jew), or descendant of Jehudah (i.e. Judah)H3064
  8. הַנִּמְכָּרִ֤יםhannimkārîmmakar: to sell, literally (as merchandise, a daughter in marriage, into slavery), or figuratively (to surrender)H4376
  9. לַגּוֹיִם֙laggôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  10. כְּדֵ֣יkĕdêday: enough (as noun or adverb), used chiefly with preposition in phrasesH1767
  11. בָ֔נוּbānû
  12. וְגַםwĕgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  13. אַתֶּ֛םʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  14. תִּמְכְּר֥וּtimkĕrûmakar: to sell, literally (as merchandise, a daughter in marriage, into slavery), or figuratively (to surrender)H4376
  15. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  16. אֲחֵיכֶ֖םʾăḥêkemach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  17. וְנִמְכְּרוּwĕnimkĕrûmakar: to sell, literally (as merchandise, a daughter in marriage, into slavery), or figuratively (to surrender)H4376
  18. לָ֑נוּlānû
  19. וַֽיַּחֲרִ֔ישׁוּwayyaḥărîšûcharash: to scratch; (by implication) to engrave, ploughH2790
  20. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  21. מָֽצְא֖וּmāṣĕʾûmatsa': (properly) to come forth to, i.e. appear or existH4672
  22. דָּבָֽר׃dābārdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
9
  1. וָיאֹמַ֕רwāyʾōmaramar: to say (used with great latitude)H559
  2. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. ט֥וֹבṭôbtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  4. הַדָּבָ֖רhaddābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  5. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  6. אַתֶּ֣םʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  7. עֹשִׂ֑יםʿōśîm`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  8. הֲל֞וֹאhălôʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  9. בְּיִרְאַ֤תbĕyirʾatyir'ah: fear (also used as infinitive); morally, reverenceH3374
  10. אֱלֹהֵ֙ינוּ֙ʾĕlōhênûelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  11. תֵּלֵ֔כוּtēlēkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  12. מֵֽחֶרְפַּ֖תmēḥerpatcherpah: contumely, disgrace, the pudendaH2781
  13. הַגּוֹיִ֥םhaggôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  14. אֽוֹיְבֵֽינוּ׃ʾôybênûoyeb: hating; an adversaryH341
10
  1. וְגַםwĕgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  2. אֲנִי֙ʾăniyaniy: IH589
  3. אַחַ֣יʾaḥayach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  4. וּנְעָרַ֔יûnĕʿārayna`ar: (concretely) a boy (as active), from the age of infancy to adolescenceH5288
  5. נֹשִׁ֥יםnōšîmnashah: to lend or (by reciprocity) borrow on security or interestH5383
  6. בָּהֶ֖םbāhem
  7. כֶּ֣סֶףkesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  8. וְדָגָ֑ןwĕdāgāndagan: (properly) increase, i.e. grainH1715
  9. נַֽעַזְבָהnaʿazbâ`azab: to loosen, i.e. relinquish, permit, etcH5800
  10. נָּ֖אnāʾna': added mostly to verbs (in the Imperative or Future), or to interjections, occasionally to an adverb or conjunctionH4994
  11. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. הַמַּשָּׁ֥אhammaššāʾmashsha': a loan; (by implication) interest on a debtH4855
  13. הַזֶּֽה׃hazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
11
  1. הָשִׁיבוּ֩hāšîbûshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  2. נָ֨אnāʾna': added mostly to verbs (in the Imperative or Future), or to interjections, occasionally to an adverb or conjunctionH4994
  3. לָהֶ֜םlāhem
  4. כְּהַיּ֗וֹםkĕhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  5. שְׂדֹֽתֵיהֶ֛םśĕdōtêhemsadeh: a field (as flat)H7704
  6. כַּרְמֵיהֶ֥םkarmêhemkerem: a garden or vineyardH3754
  7. זֵֽיתֵיהֶ֖םzêtêhemzayith: an olive (as yielding illuminating oil), the tree, the branch or the berryH2132
  8. וּבָֽתֵּיהֶ֑םûbāttêhembayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  9. וּמְאַ֨תûmĕʾatme'ah: a hundred; also as a multiplicative and a fractionH3967
  10. הַכֶּ֤סֶףhakkesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  11. וְהַדָּגָן֙wĕhaddāgāndagan: (properly) increase, i.e. grainH1715
  12. הַתִּיר֣וֹשׁhattîrôštiyrowsh: must or fresh grape-juice (as just squeezed out)H8492
  13. וְהַיִּצְהָ֔רwĕhayyiṣhāryitshar: oil (as producing light); (figuratively) anointingH3323
  14. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  15. אַתֶּ֖םʾattemattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  16. נֹשִׁ֥יםnōšîmnashah: to lend or (by reciprocity) borrow on security or interestH5383
12
  1. וַיֹּֽאמְר֣וּwayyōʾmĕrûamar: to say (used with great latitude)H559
  2. נָשִׁ֗יבnāšîbshuwb: to turn back (hence, away) transitively or intransitively, literally or figuratively (not necessarily with the...H7725
  3. וּמֵהֶם֙ûmēhemhem: they (only used when emphatic)H1992
  4. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. נְבַקֵּ֔שׁnĕbaqqēšbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  6. כֵּ֣ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  7. נַֽעֲשֶׂ֔הnaʿăśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  8. כַּֽאֲשֶׁ֖רkaʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  9. אַתָּ֣הʾattâattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  10. אוֹמֵ֑רʾômēramar: to say (used with great latitude)H559
  11. וָֽאֶקְרָא֙wāʾeqrāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  12. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  13. הַכֹּ֣הֲנִ֔יםhakkōhănîmkohen: (literally) one officiating, a priest; (also, by courtesy) an acting priest (although a layman)H3548
  14. וָֽאַשְׁבִּיעֵ֔םwāʾašbîʿēmshaba`: (properly) to be complete, but used only as a denominative from H7651H7650
  15. לַֽעֲשׂ֖וֹתlaʿăśôt`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  16. כַּדָּבָ֥רkaddābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  17. הַזֶּֽה׃hazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
13
  1. גַּםgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  2. חָצְנִ֣יḥoṣnîchotsen: arm, lapH2684
  3. נָעַ֗רְתִּיnāʿartîna`ar: to tumble aboutH5287
  4. וָֽאֹמְרָ֡הwāʾōmĕrâamar: to say (used with great latitude)H559
  5. כָּ֣כָהkākâkakah: just so, referring to the previous or following contextH3602
  6. יְנַעֵ֪רyĕnaʿērna`ar: to tumble aboutH5287
  7. הָֽאֱלֹהִ֟יםhāʾĕlōhîmelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  8. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. הָאִישׁ֩hāʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  11. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  12. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  13. יָקִ֜יםyāqîmquwm: to rise (in various applications, literal, figurative, intensive and causative)H6965
  14. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. הַדָּבָ֣רhaddābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  16. הַזֶּ֗הhazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  17. מִבֵּיתוֹ֙mibbêtôbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  18. וּמִ֣יגִיע֔וֹûmîgîʿôygiya`: toil; (hence) a work, produce, property (as the result of labor)H3018
  19. וְכָ֛כָהwĕkākâkakah: just so, referring to the previous or following contextH3602
  20. יִֽהְיֶ֥הyihĕyehayah: to exist; to be or becomeH1961
  21. נָע֖וּרnāʿûrna`ar: to tumble aboutH5287
  22. וָרֵ֑קwārēqreyq: empty; (figuratively) worthlessH7386
  23. וַיֹּֽאמְר֨וּwayyōʾmĕrûamar: to say (used with great latitude)H559
  24. כָֽלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  25. הַקָּהָ֜לhaqqāhālqahal: (usually concretely) assemblageH6951
  26. אָמֵ֗ןʾāmēnamen: sure; (abstract) faithfulnessH543
  27. וַֽיְהַלְלוּ֙wayhallûhalal: to be clear (orig. of sound, but usually of color)H1984
  28. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  29. יְהוָ֔הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  30. וַיַּ֥עַשׂwayyaʿaś`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  31. הָעָ֖םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  32. כַּדָּבָ֥רkaddābārdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  33. הַזֶּֽה׃hazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
14
  1. גַּ֞םgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  2. מִיּ֣וֹם׀miyyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  4. צִוָּ֣הṣiwwâtsavah: (intensively) to constitute, enjoinH6680
  5. אֹתִ֗יʾōtîeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. לִֽהְי֣וֹתlihĕyôthayah: to exist; to be or becomeH1961
  7. פֶּחָם֮peḥāmpechah: a prefect (of a city or small district)H6346
  8. בְּאֶ֣רֶץbĕʾereṣerets: the earth (at large, or partitively a land)H776
  9. יְהוּדָה֒yĕhûdāhYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  10. מִשְּׁנַ֣תmiššĕnatshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  11. עֶשְׂרִ֗יםʿeśrîm`esriym: twenty; (ordinal) twentiethH6242
  12. וְ֠עַדwĕʿad`ad: (properly) a (peremptory) terminusH5704
  13. שְׁנַ֨תšĕnatshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  14. שְׁלֹשִׁ֤יםšĕlōšîmshlowshiym: thirty; or (ordinal) thirtiethH7970
  15. וּשְׁתַּ֙יִם֙ûšĕttayimshnayim: two; (as ordinal) twofoldH8147
  16. לְאַרְתַּחְשַׁ֣סְתְּאlĕʾartaḥšastĕʾArtachshashta': Artachshasta (or Artaxerxes), a title (rather than name) of several Persian kingsH783
  17. הַמֶּ֔לֶךְhammelekmelek: a kingH4428
  18. שָׁנִ֖יםšānîmshaneh: a year (as a revolution of time)H8141
  19. שְׁתֵּ֣יםšĕttêmshnayim: two; (as ordinal) twofoldH8147
  20. עֶשְׂרֵ֑הʿeśrē`asar: ten; (only in combination), i.e. -teenH6240
  21. אֲנִ֣יʾănîaniy: IH589
  22. וְאַחַ֔יwĕʾaḥayach: a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001))H251
  23. לֶ֥חֶםleḥemlechem: food (for man or beast), especially bread, or grain (for making it)H3899
  24. הַפֶּ֖חָהhappeḥâpechah: a prefect (of a city or small district)H6346
  25. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  26. אָכַֽלְתִּי׃ʾākaltîakal: to eat (literally or figuratively)H398
15
  1. וְהַפַּחוֹת֩wĕhappaḥôtpechah: a prefect (of a city or small district)H6346
  2. הָרִֽאשֹׁנִ֨יםhāriʾšōnîmri'shown: first, in place, time or rank (as adjective or noun)H7223
  3. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  4. לְפָנַ֜יlĕpānaypaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  5. הִכְבִּ֣ידוּhikbîdûkabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  6. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  7. הָעָ֗םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  8. וַיִּקְח֨וּwayyiqḥûlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  9. מֵהֶ֜םmēhemhem: they (only used when emphatic)H1992
  10. בְּלֶ֤חֶםbĕleḥemlechem: food (for man or beast), especially bread, or grain (for making it)H3899
  11. וָיַ֙יִן֙wāyayinyayin: wine (as fermented); (by implication) intoxicationH3196
  12. אַחַר֙ʾaḥarachar: (properly) the hind part; (generally, as adverb or conjunction) after (in various senses)H310
  13. כֶּֽסֶףkesepkeceph: silver (from its pale color); (by implication) moneyH3701
  14. שְׁקָלִ֣יםšĕqālîmsheqel: probably a weight; used as a commercial standardH8255
  15. אַרְבָּעִ֔יםʾarbāʿîmarba`iym: fortyH705
  16. גַּ֥םgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  17. נַֽעֲרֵיהֶ֖םnaʿărêhemna`ar: (concretely) a boy (as active), from the age of infancy to adolescenceH5288
  18. שָֽׁלְט֣וּšālĕṭûshalat: to dominate, i.e. govern; (by implication) to permitH7980
  19. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  20. הָעָ֑םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  21. וַֽאֲנִי֙waʾăniyaniy: IH589
  22. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  23. עָשִׂ֣יתִיʿāśîtî`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  24. כֵ֔ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  25. מִפְּנֵ֖יmippĕnêpaniym: the face (as the part that turns); (with prepositional prefix, as a preposition) before, etc.H6440
  26. יִרְאַ֥תyirʾatyir'ah: fear (also used as infinitive); morally, reverenceH3374
  27. אֱלֹהִֽים׃ʾĕlōhîmelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
16
  1. וְ֠גַםwĕgamgam: (properly) assemblage; used only adverbially also, even, yea, thoughH1571
  2. בִּמְלֶ֜אכֶתbimleʾketmla'kah: (properly) deputyship, i.e. ministry; (generally) employment (never servile)H4399
  3. הַֽחוֹמָ֤הhaḥômâchowmah: a wall of protectionH2346
  4. הַזֹּאת֙hazzōtzo'th: this (often used adverb)H2063
  5. הֶֽחֱזַ֔קְתִּיheḥĕzaqtîchazaq: to fasten uponH2388
  6. וְשָׂדֶ֖הwĕśādesadeh: a field (as flat)H7704
  7. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  8. קָנִ֑ינוּqānînûqanah: to erect, i.e. create; by extension, to procure, especially by purchase (causatively, sell)H7069
  9. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. נְעָרַ֔יnĕʿārayna`ar: (concretely) a boy (as active), from the age of infancy to adolescenceH5288
  11. קְבוּצִ֥יםqĕbûṣîmqabats: to grasp, i.e. collectH6908
  12. שָׁ֖םšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  13. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  14. הַמְּלָאכָֽה׃hammĕlāʾkâmla'kah: (properly) deputyship, i.e. ministry; (generally) employment (never servile)H4399
17
  1. וְהַיְּהוּדִ֨יםwĕhayyĕhûdîmYhuwdiy: a Jehudite (i.e. Judaite or Jew), or descendant of Jehudah (i.e. Judah)H3064
  2. וְהַסְּגָנִ֜יםwĕhassĕgānîmcagan: a prefect of a provinceH5461
  3. מֵאָ֧הmēʾâme'ah: a hundred; also as a multiplicative and a fractionH3967
  4. וַֽחֲמִשִּׁ֣יםwaḥămiššîmchamishshiym: fiftyH2572
  5. אִ֗ישׁʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  6. וְהַבָּאִ֥יםwĕhabbāʾîmbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  7. אֵלֵ֛ינוּʾēlênûel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  8. מִןminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  9. הַגּוֹיִ֥םhaggôyimgowy: a foreign nation; (hence) a GentileH1471
  10. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  11. סְבִֽיבֹתֵ֖ינוּsĕbîbōtênûcabiyb: (as noun) a circle, neighbour, or environsH5439
  12. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  13. שֻׁלְחָנִֽי׃šulḥānîshulchan: a table (as spread out); (by implication) a mealH7979
18
  1. וַֽאֲשֶׁר֩waʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  2. הָיָ֨הhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  3. נַֽעֲשֶׂ֜הnaʿăśe`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  4. לְי֣וֹםlĕyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  5. אֶחָ֗דʾeḥādechad: (properly) united, i.e. one; (as an ordinal) firstH259
  6. שׁ֣וֹרšôrshowr: a bullock (as a traveller)H7794
  7. אֶחָ֞דʾeḥādechad: (properly) united, i.e. one; (as an ordinal) firstH259
  8. צֹ֠אןṣōntso'n: a collective name for a flock (of sheep or goats)H6629
  9. שֵׁשׁšēšshesh: six (as an overplus (see H7797) beyond five or the fingers of the hand)H8337
  10. בְּרֻר֤וֹתbĕrurôtbarar: to clarify (i.e. brighten), examine, selectH1305
  11. וְצִפֳּרִים֙wĕṣippŏrîmtsippowr: a little bird (as hopping)H6833
  12. נַֽעֲשׂוּnaʿăśû`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  13. לִ֔יlî
  14. וּבֵ֨יןûbênbeyn: a distinction; (but used only as a prep) between (repeated before each noun, often with other particles)H996
  15. עֲשֶׂ֧רֶתʿăśeret`eser: ten (as an accumulation to the extent of the digits)H6235
  16. יָמִ֛יםyāmîmyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  17. בְּכָלbĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  18. יַ֖יִןyayinyayin: wine (as fermented); (by implication) intoxicationH3196
  19. לְהַרְבֵּ֑הlĕharbērabah: to increase (in whatever respect)H7235
  20. וְעִםwĕʿim`im: adverb or preposition, with (i.e. in conjunction with), in varied applicationsH5973
  21. זֶ֗הzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  22. לֶ֤חֶםleḥemlechem: food (for man or beast), especially bread, or grain (for making it)H3899
  23. הַפֶּחָה֙happeḥāhpechah: a prefect (of a city or small district)H6346
  24. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  25. בִקַּ֔שְׁתִּיbiqqaštîbaqash: to search out (by any method, specifically in worship or prayer)H1245
  26. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  27. כָֽבְדָ֥הkābĕdâkabad: to be heavy, i.e. in a bad sense (burdensome, severe, dull) or in a good sense (numerous, rich, honorableH3513
  28. הָֽעֲבֹדָ֖הhāʿăbōdâ`abodah: work of any kindH5656
  29. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  30. הָעָ֥םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  31. הַזֶּֽה׃hazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
19
  1. זָכְרָהzokrâzakar: (properly) to mark (so as to be recognized), i.e. to rememberH2142
  2. לִּ֥יlî
  3. אֱלֹהַ֖יʾĕlōhayelohiym: gods in the ordinary sense; but specifically used (in the plural thus, especially with the article) of the...H430
  4. לְטוֹבָ֑הlĕṭôbâtowb: good (as an adjective) in the widest senseH2896
  5. כֹּ֥לkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  6. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  7. עָשִׂ֖יתִיʿāśîtî`asah: to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows)H6213
  8. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  9. הָעָ֥םhāʿām`am: a people (as a congregated unit); specifically, a tribe (as those of Israel)H5971
  10. הַזֶּֽה׃hazzezeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088

View the full Hebrew interlinear for Nehemiah 5 →

Strong's words in Nehemiah 5 (6)
Strong's H559 — אֹֽמְרִ֔ים (ʾōmĕrîm)
amar (aw-mar') v. 1. to say (used with great latitude) [a primitive root] KJV: answer, appoint, avouch, bid, boast self, call, certify, challenge, charge, + (at the, give) command(-ment), commune, consider, declare, demand, X desire, determine, X expressly, X indeed, X intend, name, X plainly, promise, publish, report, require, say, speak (against, of), X still, X suppose, talk, tell, term, X that is, X think, use (speech), utter, X verily, X yet.. Appears 10 times in Nehemiah 5.
Strong's H6213 — עֹשִׂ֑ים (ʿōśîm)
`asah (aw-saw') v. 1. to do or make, in the broadest sense and widest application (as follows) [a primitive root] KJV: accomplish, advance, appoint, apt, be at, become, bear, bestow, bring forth, bruise, be busy, X certainly, have the charge of, commit, deal (with), deck, + displease, do, (ready) dress(-ed), (put in) execute(-ion), exercise, fashion, + feast, (fight-)ing man, + finish, fit, fly, follow, fulfill, furnish, gather, get, go about, govern, grant, great, + hinder, hold ((a feast)), X indeed, + be industrious, + journey, keep, labour, maintain, make, be meet, observe, be occupied, offer, + officer, pare, bring (come) to pass, perform, pracise, prepare, procure, provide, put, requite, X sacrifice, serve, set, shew, X sin, spend, X surely, take, X thoroughly, trim, X very, + vex, be (warr-)ior, work(-man), yield, use.. Appears 8 times in Nehemiah 5.
Strong's H251 — אֲחֵיהֶ֖ם (ʾăḥêhem)
ach (awkh) n-m. 1. a brother (used in the widest sense of literal relationship and metaphorical affinity or resemblance (like H0001)) [a primitive word] KJV: another, brother(-ly); kindred, like, other. Compare: also, the, proper, names, beginning, with, "Ah-", or, "Ahi-" See also: H1. Appears 7 times in Nehemiah 5.
Strong's H1571 — וְגַם (wĕgam)
gam (gam) adv. 1. (properly) assemblage 2. used only adverbially also, even, yea, though 3. often repeated as correl. both...and [by contraction from an unused root meaning to gather] KJV: again, alike, also, (so much) as (soon), both (so)...and , but, either...or, even, for all, (in) likewise (manner), moreover, nay...neither, one, then(-refore), though, what, with, yea.. Appears 6 times in Nehemiah 5.
Strong's H5971 — הָעָ֛ם (hāʿām)
`am (am) n-m. 1. a people (as a congregated unit) 2. specifically, a tribe (as those of Israel) 3. hence (collectively) troops or attendants 4. (figuratively) a flock [from H6004] KJV: folk, men, nation, people. Root(s): H6004. Appears 6 times in Nehemiah 5.
Strong's H1697 — הַדְּבָרִ֥ים (haddĕbārîm)
dabar (daw-baw') n-m. 1. a word 2. (by implication) a matter (as spoken of) or thing 3. (adverbially) a cause [from H1696] KJV: act, advice, affair, answer, X any such (thing), because of, book, busin. Appears 5 times in Nehemiah 5.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress