Skip to content

A little app tip

Back and forward, in one button

The back arrow at the bottom of the app can take you in either direction.

Tap the arrowGo back
Press and holdGo forward

Hold briefly, then release. Forward is available after you have gone back. You can also use Shift+Enter on a keyboard.

Add your phone number?

Optional. Nothing is sent unless you choose it.

Audio Bible
The Historic Faith

Chapter Jeremiah 20 Language Igbo Bible ID IBOBIB Label BIB Catalog Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020 Available audio, text Coverage Old and New Testament

Select Translation

1 Mgbe Pashua nwa Imea, bụ onye nchụaja, ma burukwa onyeisi na-elekọta ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, nụrụ amụma ndị a Jeremaya na-ebu,
2 o nyere iwu ka e tie Jeremaya, bụ onye amụma ihe, kee ya agbụ, tinye ya nʼọnụ ụzọ ama Dị Elu nke Benjamin, nke dị ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị.
3 Nʼechi ya, mgbe Pashua tọpụrụ ya site nʼagbụ ahụ, Jeremaya sịrị ya, “Onyenwe anyị akpọghị gị Pashua, kama aha gị bụ Mago-Misabib, nke pụtara, Nwoke ihe egwu gbara gburugburu.
4 Nʼihi na nke a ka Onyenwe anyị na-ekwu, ‘Aga m eme ka ị ghọọrọ onwe gị, ghọọkwara ndị enyi gị niile ihe egwu. Anya gị abụọ ka ị ga-eji hụ ha mgbe mma agha ndị iro ha ga-egbuda ha. Aga m ararakwa ala Juda niile nyefee ha nʼaka eze Babilọn, onye ga-egbuda ha. Aga m ararakwa ala Juda niile nyefee ha nʼaka eze Babilọn, onye ga-eburu ndị niile bi nʼime ya gaa Babilọn. Ọ ga-egbu ndị fọdụrụ.
5 Aga m enyefe ndị iro ha akụ niile dị nʼobodo, na ihe niile ha rụpụtara, na ihe niile dị oke ọnụahịa, na ngwongwo na akụ niile nke ndị eze Juda. Ha ga-eburu ya dịka ihe a kwatara nʼagha laa Babilọn.
6 Ma gị onwe gị bụ Pashua, na ndị niile bi nʼụlọ gị, ka a ga-adọta nʼagha buru gaa Babilọn. Nʼebe ahụ ka ị ga-anwụ. Ebe ahụ kwa ka a ga-eli gị, gị na ndị enyi gị ndị a niile ị na-eburu amụma ụgha.’ ”
7 Onyenwe anyị, ị ghọọla m aghụghọ, meekwa m ka m ghọọ onye a ghọgburu nʼaghụghọ. I jidesiela m aka ike, mee ka uche gị mezuo m nʼahụ. Lee na mmadụ niile na-akparị m ụbọchị niile. Onye ọbụla jikwa m na-eme ihe ọchị.
8 Nʼihi na mgbe ọbụla m meghere ọnụ kwuo okwu, aghaghị m iti mkpu. Aga m akpọ mkpu banyere ihe ike na ịla nʼiyi. Nʼihi na okwu Onyenwe anyị ewetarala m mkparị na ịkwa emo ụbọchị niile.
9 Ọ bụrụkwa na m ekwuo nʼobi m sị, “Agaghị m ekwute ihe ọbụla metụtara okwu ya maọbụ aha ya ọzọ.” Ọ dịghị ekwe m. Nʼihi na okwu ya na-enwu m ọkụ nʼobi. Ọ dịkwa ka ọkụ na-enwu enwu emechibidoro ụzọ nʼime ọkpụkpụ m. Ike agwụla m ịnagide okpomọkụ nke okwu ya. Nʼezie, apụghịkwa m ịnagide ya.
10 Ana m anụ ọtụtụ akụkọ nzuzo, “Oke egwu nʼakụkụ niile! Jụụnụ ya! Ka anyị jụụnụ ya!” Ndị enyi m niile nọ na-eche mgbe m ga-azọhie ụkwụ daa, na-asị, “Ma eleghị anya ọ ga-abụ onye eduhiere, mgbe ahụ, anyị ga-emegide ya, bọọrọ onwe anyị ọbọ nʼahụ ya.”
11 Ma Onyenwe anyị nọnyeere m dịka dike nʼagha; nʼihi ya, ndị na-esogbu m ga-asọ ngọngọ, ha agaghị emerikwa m. Ihe ha zubere agaghị emezuru ha, nʼihi ya, ihere ga-eme ha nke ukwuu; a gaghị echezọkwa ọnọdụ ihere ha ruo ebighị ebi.
12 Ma gị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, gị, onye na-enyocha onye ezi omume, onye anya ya na-eru nʼihe dị mmadụ nʼobi na nʼime echiche uche ya, biko, kwere ka m dị ndụ hụ mgbe ị ga-abọrọ onwe gị ọbọ megide ha, nʼihi na ọ bụ nʼaka gị ka m tinyere ihe niile gbasara m.
13 Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ! Nyenụ Onyenwe anyị otuto! Nʼihi na ọ na-anapụta ndụ ndị mkpa na-akpa, site nʼaka ndị ajọ omume.
14 Ihe a bụrụ ọnụ ka ụbọchị ahụ a mụrụ m bụ. Ka ụbọchị nne m mụrụ m ghara inwe ngọzị.
15 Onye a na-abụ ọnụ ka nwoke ahụ bụ nke wetara nna m akụkọ ọmụmụ m, nke mere ka ọ ṅụrịa ọṅụ, na-asị ya, “A mụọlara gị nwa, ọ bụ nwa nwoke!”
16 Ka e meekwa nwoke ahụ ihe Onyenwe anyị mere obodo ndị ahụ o bibiri na-enweghị ọmịiko. Ka nwoke ahụ nọgidekwa na-anụ iti mkpu akwa nʼụtụtụ, na akwa ibu agha nʼehihie.
17 Nʼihi na ọ hapụrụ igbu m mgbe m nọ nʼafọ nne m, hapụ ime ka afọ nne m bụrụ ili m, ka afọ ya bụrụkwa ihe buru ibu ruo mgbe ebighị ebi.
18 Nʼihi gịnị ka m ji site nʼafọ nne m pụta ịhụ ọnọdụ ọjọọ ndị a, na ịnọgide nʼobi mwute, na ịnọ ọnọdụ ihere ogologo ụbọchị niile nke ndụ m?
Chapter information and study resources

Listen to Jeremiah 20 with verse-by-verse audio highlighting.

Study tools for Jeremiah 20

Cross-references, Hebrew word study, and what the Early Church wrote about Jeremiah 20. Tap any section to expand — or right-click any verse for the full interactive study panel.

Jeremiah 20 study resources: word-by-word Hebrew interlinear with Strong's numbers.

Hebrew interlinear — Jeremiah 20:1–18 (293 words)
1
  1. וַיִּשְׁמַ֤עwayyišmaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  2. פַּשְׁחוּר֙pašḥûrPashchuwr: liberation; Pashchur, the name of four IsraelitesH6583
  3. בֶּןbenben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  4. אִמֵּ֣רʾimmērImmer: talkative; Immer, the name of five IsraelitesH564
  5. הַכֹּהֵ֔ןhakkōhēnkohen: (literally) one officiating, a priest; (also, by courtesy) an acting priest (although a layman)H3548
  6. וְהֽוּאwĕhûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  7. פָקִ֥ידpāqîdpaqiyd: a superintendent (civil, military or religious)H6496
  8. נָגִ֖ידnāgîdnagiyd: a commander (as occupying the front), either civil, military or religiousH5057
  9. בְּבֵ֣יתbĕbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  10. יְהוָ֑הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  11. אֶֽתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  12. יִרְמְיָ֔הוּyirmĕyāhûYirmyah: Jah will rise; Jirmejah, the name of eight or nine IsraelitesH3414
  13. נִבָּ֖אnibbāʾnaba': to prophesy, i.e. speak (or sing) by inspiration (in prediction or simple discourse)H5012
  14. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. הַדְּבָרִ֥יםhaddĕbārîmdabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  16. הָאֵֽלֶּה׃hāʾēlleel-leh: these or thoseH428
2
  1. וַיַּכֶּ֣הwayyakkenakah: to strike (lightly or severely, literally or figuratively)H5221
  2. פַשְׁח֔וּרpašḥûrPashchuwr: liberation; Pashchur, the name of four IsraelitesH6583
  3. אֵ֖תʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  4. יִרְמְיָ֣הוּyirmĕyāhûYirmyah: Jah will rise; Jirmejah, the name of eight or nine IsraelitesH3414
  5. הַנָּבִ֑יאhannābîʾnabiy': a prophet; (generally) inspired manH5030
  6. וַיִּתֵּ֨ןwayyittēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  7. אֹת֜וֹʾōtôeth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  8. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  9. הַמַּהְפֶּ֗כֶתhammahpeketmahpeketh: a wrench, i.e. the stocksH4115
  10. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  11. בְּשַׁ֤עַרbĕšaʿarsha`ar: an opening, i.e. door or gateH8179
  12. בִּנְיָמִן֙binyāminBinyamiyn: son of (the) right hand; Binjamin, youngest son of JacobH1144
  13. הָֽעֶלְי֔וֹןhāʿelyônelyown: an elevation, i.e. (adj.) lofty (compar.)H5945
  14. אֲשֶׁ֖רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  15. בְּבֵ֥יתbĕbêtbayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  16. יְהוָֽה׃yĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
3
  1. וַֽיְהִי֙wayhiyhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. מִֽמָּחֳרָ֔תmimmāḥŏrātmochorath: the morrow or (adverbially) tomorrowH4283
  3. וַיֹּצֵ֥אwayyōṣēʾyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  4. פַשְׁח֛וּרpašḥûrPashchuwr: liberation; Pashchur, the name of four IsraelitesH6583
  5. אֶֽתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. יִרְמְיָ֖הוּyirmĕyāhûYirmyah: Jah will rise; Jirmejah, the name of eight or nine IsraelitesH3414
  7. מִןminmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
  8. הַמַּהְפָּ֑כֶתhammahpāketmahpeketh: a wrench, i.e. the stocksH4115
  9. וַיֹּ֨אמֶרwayyōʾmeramar: to say (used with great latitude)H559
  10. אֵלָ֜יוʾēlāywel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  11. יִרְמְיָ֗הוּyirmĕyāhûYirmyah: Jah will rise; Jirmejah, the name of eight or nine IsraelitesH3414
  12. לֹ֤אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  13. פַשְׁחוּר֙pašḥûrPashchuwr: liberation; Pashchur, the name of four IsraelitesH6583
  14. קָרָ֤אqārāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  15. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  16. שְׁמֶ֔ךָšĕmekāshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  17. כִּ֖יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  18. אִםʾimim: (used very widely as demonstrative) lo!; (interrogatively) whether?H518
  19. מָג֥וֹרmāgôr
  20. מִסָּבִֽיב׃missābîbaffright from around; Magor-mis-Sabib, a symbolic name of PashurH4036
4
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. כֹ֣הkōkoh: (properly) like this; (by implication, of manner) thus (or so)H3541
  3. אָמַ֣רʾāmaramar: to say (used with great latitude)H559
  4. יְהוָ֡הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  5. הִנְנִי֩hinniyhen: lo!; (as expressing surprise) ifH2005
  6. נֹתֶנְךָ֙nōtenkānathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  7. לְמָג֜וֹרlĕmāgôrmagowr: a fright (objective or subjective)H4032
  8. לְךָ֣lĕkā
  9. וּלְכָלûlĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. אֹהֲבֶ֗יךָʾōhăbêkāahab: to have affection for (sexually or otherwise)H157
  11. וְנָֽפְל֛וּwĕnāpĕlûnaphal: to fall, in a great variety of applications (intransitive or causative, literal or figurative)H5307
  12. בְּחֶ֥רֶבbĕḥerebchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
  13. אֹיְבֵיהֶ֖םʾôybêhemoyeb: hating; an adversaryH341
  14. וְעֵינֶ֣יךָwĕʿênêkā`ayin: an eye (literally or figuratively); by analogy, a fountain (as the eye of the landscape)H5869
  15. רֹא֑וֹתrōʾôtra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  16. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  17. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  18. יְהוּדָ֗הyĕhûdâYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  19. אֶתֵּן֙ʾettēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  20. בְּיַ֣דbĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  21. מֶֽלֶךְmelekmelek: a kingH4428
  22. בָּבֶ֔לbābelBabel: confusion; Babel (i.e. Babylon), including Babylonia and the Babylonian empireH894
  23. וְהִגְלָ֥םwĕhiglāmgalah: to denude (especially in a disgraceful sense)H1540
  24. בָּבֶ֖לָהbābelâBabel: confusion; Babel (i.e. Babylon), including Babylonia and the Babylonian empireH894
  25. וְהִכָּ֥םwĕhikkāmnakah: to strike (lightly or severely, literally or figuratively)H5221
  26. בֶּחָֽרֶב׃beḥārebchereb: drought; also a cutting instrument (from its destructive effect), as a knife, sword, or other sharp implementH2719
5
  1. וְנָתַתִּ֗יwĕnātattînathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  2. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  3. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  4. חֹ֙סֶן֙ḥōsenchocen: wealthH2633
  5. הָעִ֣ירhāʿîr`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  6. הַזֹּ֔אתhazzōtzo'th: this (often used adverb)H2063
  7. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  8. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  9. יְגִיעָ֖הּyĕgîʿāhygiya`: toil; (hence) a work, produce, property (as the result of labor)H3018
  10. וְאֶתwĕʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  11. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  12. יְקָרָ֑הּyĕqārāhyqar: value; (concretely) wealthH3366
  13. וְאֵ֨תwĕʾēteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  14. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  15. אוֹצְר֜וֹתʾôṣĕrôtowtsar: a depositoryH214
  16. מַלְכֵ֣יmalkêmelek: a kingH4428
  17. יְהוּדָ֗הyĕhûdâYhuwdah: celebrated; Jehudah (or Judah), the name of five IsraelitesH3063
  18. אֶתֵּן֙ʾettēnnathan: to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.)H5414
  19. בְּיַ֣דbĕyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  20. אֹֽיְבֵיהֶ֔םʾōyĕbêhemoyeb: hating; an adversaryH341
  21. וּבְזָזוּם֙ûbĕzāzûmbazaz: to plunderH962
  22. וּלְקָח֔וּםûlĕqāḥûmlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  23. וֶהֱבִיא֖וּםwehĕbîʾûmbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  24. בָּבֶֽלָה׃bābelâBabel: confusion; Babel (i.e. Babylon), including Babylonia and the Babylonian empireH894
6
  1. וְאַתָּ֣הwĕʾattâattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  2. פַשְׁח֗וּרpašḥûrPashchuwr: liberation; Pashchur, the name of four IsraelitesH6583
  3. וְכֹל֙wĕkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  4. יֹשְׁבֵ֣יyōšĕbêyashab: (properly) to sit down (specifically as judge. in ambush, in quiet)H3427
  5. בֵיתֶ֔ךָbêtekābayith: a house (in the greatest variation of applications, especially family, etc.)H1004
  6. תֵּלְכ֖וּtēlĕkûhalak: a primitive root; to walk (in a great variety of applications, literally and figuratively)H1980
  7. בַּשֶּׁ֑בִיbaššebîshbiy: exiled; capturedH7628
  8. וּבָבֶ֣לûbābelBabel: confusion; Babel (i.e. Babylon), including Babylonia and the Babylonian empireH894
  9. תָּב֗וֹאtābôʾbow': to go or come (in a wide variety of applications)H935
  10. וְשָׁ֤םwĕšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  11. תָּמוּת֙tāmûtmuwth: (literally or figuratively) to die; (causatively) to killH4191
  12. וְשָׁ֣םwĕšāmsham: there (transferring to time) then; often thither, or thenceH8033
  13. תִּקָּבֵ֔רtiqqābērqabar: to interH6912
  14. אַתָּה֙ʾattāhattah: thou and thee, or (plural) ye and youH859
  15. וְכָלwĕkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  16. אֹ֣הֲבֶ֔יךָʾōhăbêkāahab: to have affection for (sexually or otherwise)H157
  17. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  18. נִבֵּ֥אתָnibbēʾtānaba': to prophesy, i.e. speak (or sing) by inspiration (in prediction or simple discourse)H5012
  19. לָהֶ֖םlāhemhem: they (only used when emphatic)H1992
  20. בַּשָּֽׁקֶר׃baššāqersheqer: an untruth; (by implication, often adverbial) a fraud or deceit (i.e. fraudulently, deceitfully)H8267
7
  1. פִּתִּיתַ֤נִיpittîtanîpathah: to open, i.e. be (causatively, make) roomyH6601
  2. יְהוָה֙yĕhwāhYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. וָֽאֶפָּ֔תwāʾeppātpathah: to open, i.e. be (causatively, make) roomyH6601
  4. חֲזַקְתַּ֖נִיḥăzaqtanîchazaq: to fasten uponH2388
  5. וַתּוּכָ֑לwattûkālyakol: to be able; (literally) can, couldH3201
  6. הָיִ֤יתִיhāyîtîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  7. לִשְׂחוֹק֙liśḥôqschowq: laughter (in merriment or defiance)H7814
  8. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  9. הַיּ֔וֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  10. כֻּלֹּ֖הkullōkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  11. לֹעֵ֥גlōʿēgla`ag: to deride; (by implication) (as if imitating a foreigner) to speak unintelligiblyH3932
8
  1. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. מִדֵּ֤יmiddêday: enough (as noun or adverb), used chiefly with preposition in phrasesH1767
  3. אֲדַבֵּר֙ʾădabbērdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  4. אֶזְעָ֔קʾezʿāqza`aq: to shriek (from anguish or danger); by analogy, (as a herald) to announce or convene publiclyH2199
  5. חָמָ֥סḥāmāschamac: violence; (by implication) wrongH2555
  6. וָשֹׁ֖דwāšōdshod: violence, ravageH7701
  7. אֶקְרָ֑אʾeqrāʾqara': to call out to (i.e. properly, address by name, but used in a wide variety of applications)H7121
  8. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  9. הָיָ֨הhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  10. דְבַרdĕbardabar: a word; (by implication) a matter (as spoken of) or thingH1697
  11. יְהוָ֥הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  12. לִ֛יlî
  13. לְחֶרְפָּ֥הlĕḥerpâcherpah: contumely, disgrace, the pudendaH2781
  14. וּלְקֶ֖לֶסûlĕqelesqelec: a laughing-stockH7047
  15. כָּלkālkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  16. הַיּֽוֹם׃hayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
9
  1. וְאָמַרְתִּ֣יwĕʾāmartîamar: to say (used with great latitude)H559
  2. לֹֽאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. אֶזְכְּרֶ֗נּוּʾezkĕrennûzakar: (properly) to mark (so as to be recognized), i.e. to rememberH2142
  4. וְלֹֽאwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  5. אֲדַבֵּ֥רʾădabbērdabar: perhaps properly, to arrange; but used figuratively (of words), to speakH1696
  6. עוֹד֙ʿôd`owd: (properly) iteration or continuance; used only adverbially (with or without preposition), again, repeatedly...H5750
  7. בִּשְׁמ֔וֹbišmôshem: an appellation, as a mark or memorial of individualityH8034
  8. וְהָיָ֤הwĕhāyâhayah: to exist; to be or becomeH1961
  9. בְלִבִּי֙bĕlibbiyleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  10. כְּאֵ֣שׁkĕʾēšesh: fire (literally or figuratively)H784
  11. בֹּעֶ֔רֶתbōʿeretba`ar: to kindle; to consume (by fire or by eating)H1197
  12. עָצֻ֖רʿāṣur`atsar: to inclose; by analogy, to hold backH6113
  13. בְּעַצְמֹתָ֑יbĕʿaṣmōtāy`etsem: a bone (as strong); by extension, the bodyH6106
  14. וְנִלְאֵ֥יתִיwĕnilʾêtîla'ah: to tire; (figuratively) to be (or make) disgustedH3811
  15. כַּֽלְכֵ֖לkalkēlkuwl: (properly) to keep in; (hence) to measureH3557
  16. וְלֹ֥אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  17. אוּכָֽל׃ʾûkālyakol: to be able; (literally) can, couldH3201
10
  1. כִּ֣יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  2. שָׁמַ֜עְתִּיšāmaʿtîshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  3. דִּבַּ֣תdibbatdibbah: slanderH1681
  4. רַבִּים֮rabbîmrab: abundant (in quantity, size, age, number, rank, quality)H7227
  5. מָג֣וֹרmāgôrmagowr: a fright (objective or subjective)H4032
  6. מִסָּבִיב֒missābîbcabiyb: (as noun) a circle, neighbour, or environsH5439
  7. הַגִּ֙ידוּ֙haggîdûnagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
  8. וְנַגִּידֶ֔נּוּwĕnaggîdennûnagad: (properly) to front, i.e. stand boldly out oppositeH5046
  9. כֹּ֚לkōlkol: (properly) the whole; (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense)H3605
  10. אֱנ֣וֹשׁʾĕnôšenowsh: (properly) a mortal (and thus differing from the more dignified H0120)H582
  11. שְׁלֹמִ֔יšĕlōmîshalowm: safe; (figuratively) well, happy, friendlyH7965
  12. שֹׁמְרֵ֖יšōmĕrêshamar: (properly) to hedge about (as with thorns), i.e. guardH8104
  13. צַלְעִ֑יṣalʿîtsela`: a limping or full (figuratively)H6761
  14. אוּלַ֤יʾûlayuwlay: if not; hence perhapsH194
  15. יְפֻתֶּה֙yĕputtehpathah: to open, i.e. be (causatively, make) roomyH6601
  16. וְנ֣וּכְלָהwĕnûkĕlâyakol: to be able; (literally) can, couldH3201
  17. ל֔וֹlô
  18. וְנִקְחָ֥הwĕniqḥâlaqach: to take (in the widest variety of applications)H3947
  19. נִקְמָתֵ֖נוּniqmātēnûnqamah: avengement, whether the act of the passionH5360
  20. מִמֶּֽנּוּ׃mimmennûmin: (properly) a part of; (hence, prepositionally) from or out of (in many senses)H4480
11
  1. וַֽיהוָ֤הwayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  2. אוֹתִי֙ʾôtiyeth: (properly) nearness; (used only as a preposition or an adverb) nearH854
  3. כְּגִבּ֣וֹרkĕgibbôrgibbowr: powerful; (by implication) a warrior, tyrantH1368
  4. עָרִ֔יץʿārîṣ`ariyts: fearful, i.e. powerful or tyrannicalH6184
  5. עַלʿal`al: above, over, upon, or against (yet always in this last relation with a downward aspect) in a great variety of...H5921
  6. כֵּ֛ןkēnken: (properly) set upright; hence (figuratively as adjective) justH3651
  7. רֹדְפַ֥יrōdĕpayradaph: to run after (usually with hostile intentH7291
  8. יִכָּשְׁל֖וּyikkošlûkashal: to totter or waver (through weakness of the legs, especially the ankle)H3782
  9. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  10. יֻכָ֑לוּyukālûyakol: to be able; (literally) can, couldH3201
  11. בֹּ֤שׁוּbōšûbuwsh: (properly) to pale; (by implication) to be ashamedH954
  12. מְאֹד֙mĕʾōdm`od: (properly) vehemence; (with or without preposition) vehementlyH3966
  13. כִּֽיkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  14. לֹ֣אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  15. הִשְׂכִּ֔ילוּhiśkîlûsakal: to be (causatively, make or act) circumspect and hence, intelligentH7919
  16. כְּלִמַּ֥תkĕlimmatklimmah: disgraceH3639
  17. עוֹלָ֖םʿôlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
  18. לֹ֥אlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  19. תִשָּׁכֵֽחַ׃tiššākēaḥshakach: to mislay, i.e. to be oblivious of, from want of memory or attentionH7911
12
  1. וַיהוָ֤הwayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  2. צְבָאוֹת֙ṣĕbāʾôttsaba': a mass of persons; (figuratively) a mass of thingsH6635
  3. בֹּחֵ֣ןbōḥēnbachan: to test (especially metals); (generally and figuratively) to investigateH974
  4. צַדִּ֔יקṣaddîqtsaddiyq: justH6662
  5. רֹאֶ֥הrōʾera'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  6. כְלָי֖וֹתkĕlāyôtkilyah: a kidney (as an essential organ); (figuratively) the mind (as the interior self)H3629
  7. וָלֵ֑בwālēbleb: the heart; also used (figuratively) very widely for the feelings, the will and even the intellectH3820
  8. אֶרְאֶ֤הʾerʾera'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  9. נִקְמָֽתְךָ֙niqmātĕkānqamah: avengement, whether the act of the passionH5360
  10. מֵהֶ֔םmēhemhem: they (only used when emphatic)H1992
  11. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  12. אֵלֶ֖יךָʾēlêkāel: (properly) denoting motion towards, but occasionally used of a quiescent position, i.e. near, with or amongH413
  13. גִּלִּ֥יתִיgillîtîgalah: to denude (especially in a disgraceful sense)H1540
  14. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  15. רִיבִֽי׃rîbîriyb: a contest (personal or legal)H7379
13
  1. שִׁ֚ירוּšîrûshiyr: to singH7891
  2. לַֽיהוָ֔הlayhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  3. הַֽלְל֖וּhallûhalal: to be clear (orig. of sound, but usually of color)H1984
  4. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  5. יְהוָ֑הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  6. כִּ֥יkîkiy: (by implication) very widely used as a relative conjunction or adverb (as below)H3588
  7. הִצִּ֛ילhiṣṣîlnatsal: to snatch away, whether in a good or a bad senseH5337
  8. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  9. נֶ֥פֶשׁnepešnephesh: (properly) a breathing creature, i.e. animal of (abstractly) vitalityH5315
  10. אֶבְי֖וֹןʾebyônebyown: destituteH34
  11. מִיַּ֥דmiyyadyad: a hand (the open one (indicating power, means, direction, etc.), in distinction from H3709, the closed one)H3027
  12. מְרֵעִֽים׃mĕrēʿîmra`a`: (properly) to spoil; (literally) to ruin by breaking to pieces)H7489
14
  1. אָר֣וּרʾārûrarar: to execrateH779
  2. הַיּ֔וֹםhayyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  3. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  4. יֻלַּ֖דְתִּיyulladtîyalad: to bear young; (causatively) to begetH3205
  5. בּ֑וֹbô
  6. י֛וֹםyômyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117
  7. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  8. יְלָדַ֥תְנִיyĕlādatnîyalad: to bear young; (causatively) to begetH3205
  9. אִמִּ֖יʾimmîem: a mother (as the bond of the family); in a wide sense (both literally and figuratively (like H0001H517
  10. אַלʾalal: (qualified negation) not (used as a deprecative)H408
  11. יְהִ֥יyĕhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  12. בָרֽוּךְ׃bārûkbarak: to kneel; (implication, man toward God) to bless God as an act of adorationH1288
15
  1. אָר֣וּרʾārûrarar: to execrateH779
  2. הָאִ֗ישׁhāʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  3. אֲשֶׁ֨רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  4. בִּשַּׂ֤רbiśśarbasar: (properly) to be fresh; to be full (rosy)H1319
  5. אֶתʾeteth: (properly) self; (generally) used to point out the object of a verb (or preposition) more definitelyH853
  6. אָבִי֙ʾābiyab: fatherH1
  7. לֵאמֹ֔רlēʾmōramar: to say (used with great latitude)H559
  8. יֻֽלַּדyulladyalad: to bear young; (causatively) to begetH3205
  9. לְךָ֖lĕkā
  10. בֵּ֣ןbēnben: a son (as a builder of the family name), in the widest sense (of literal and figurative relationship, including...H1121
  11. זָכָ֑רzākārzakar: (properly) remembered, i.e. a male (of man or animals, as being the most noteworthy sex)H2145
  12. שַׂמֵּ֖חַśammēaḥsameach: blithe or gleefulH8056
  13. שִׂמֳּחָֽהוּ׃śimmŏḥāhûsameach: blithe or gleefulH8056
16
  1. וְהָיָה֙wĕhāyāhhayah: to exist; to be or becomeH1961
  2. הָאִ֣ישׁhāʾîšiysh: a man as an individual or a male personH376
  3. הַה֔וּאhahûʾhuw': (the third person pronoun singular) he, she, or it (only expressed when emphatic or without a verb)H1931
  4. כֶּֽעָרִ֛יםkeʿārîm`iyr: a city (a place guarded by waking or a watch) in the widest sense (even of a mere encampment or post)H5892
  5. אֲשֶׁרʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  6. הָפַ֥ךְhāpakhaphak: to turn about or over; (by implication) to change, overturn, return, pervertH2015
  7. יְהוָ֖הyĕhwâYhovah: (the) self-Existent or Eternal; Jehovah, Jewish national name of GodH3068
  8. וְלֹ֣אwĕlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  9. נִחָ֑םniḥāmnacham: (properly) to sigh, i.e. breathe stronglyH5162
  10. וְשָׁמַ֤עwĕšāmaʿshama`: to hear intelligently (often with implication of attention, obedience, etcH8085
  11. זְעָקָה֙zĕʿāqāhza`aq: a shriek or outcryH2201
  12. בַּבֹּ֔קֶרbabbōqerboqer: (properly) dawn (as the break of day); (generally) morningH1242
  13. וּתְרוּעָ֖הûtĕrûʿâtruw`ah: clamor, i.e. acclamation of joy or a battle-cryH8643
  14. בְּעֵ֥תbĕʿēt`eth: time, especially (adverb with preposition) now, when, etcH6256
  15. צָהֳרָֽיִם׃ṣāhŏrāyimtsohar: a light (i.e. window)H6672
17
  1. אֲשֶׁ֥רʾăšeraher: who, which, what, that; (as adverb) when, where, howH834
  2. לֹאlōʾlo': (the simple or absolute negation) not; (by implication) noH3808
  3. מוֹתְתַ֖נִיmôtĕtanîmuwth: (literally or figuratively) to die; (causatively) to killH4191
  4. מֵרָ֑חֶםmērāḥemrechem: the wombH7358
  5. וַתְּהִיwattĕhîhayah: to exist; to be or becomeH1961
  6. לִ֤יlî
  7. אִמִּי֙ʾimmiyem: a mother (as the bond of the family); in a wide sense (both literally and figuratively (like H0001H517
  8. קִבְרִ֔יqibrîqeber,: a sepulchreH6913
  9. וְרַחְמָ֖הֿwĕraḥmāhrechem: the wombH7358
  10. הֲרַ֥תhărathareh: pregnantH2030
  11. עוֹלָֽם׃ʿôlām`owlam: (properly) concealed, i.e. the vanishing pointH5769
18
  1. לָ֤מָּהlāmmâmah: (properly, interrogative) what? (including how? why? when?)H4100
  2. זֶּה֙zehzeh: the masculine demonstrative pronoun, this or thatH2088
  3. מֵרֶ֣חֶםmēreḥemrechem: the wombH7358
  4. יָצָ֔אתִיyāṣāʾtîyatsa': to go out; (causatively) to bring outH3318
  5. לִרְא֥וֹתlirʾôtra'ah: to see, literally or figuratively (in numerous applications, direct and implied, transitive, intransitive and...H7200
  6. עָמָ֖לʿāmāl`amal: toil, i.e. wearing effort; (hence) worry, wheth. of body or mindH5999
  7. וְיָג֑וֹןwĕyāgônyagown: afflictionH3015
  8. וַיִּכְל֥וּwayyiklûkalah: to end, whether intransitive (to cease, be finished, perish) or transitived (to complete, prepare, consume)H3615
  9. בְּבֹ֖שֶׁתbĕbōšetbosheth: shame (the feeling and the condition, as well as its cause)H1322
  10. יָמָֽי׃yāmāyyowm: a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or...H3117

View the full Hebrew interlinear for Jeremiah 20 →

Strong's words in Jeremiah 20 (6)
Strong's H3605 — וּלְכָל (ûlĕkāl)
kol (kole) (or (Jer. 33) n-m. 1. (properly) the whole 2. (hence) all, any or every (in the singular only, but often in a plural sense) [from H3634] KJV: (in) all (manner, (ye)), altogether, any (manner), enough, every (one, place, thing), howsoever, as many as, (no-)thing, ought, whatsoever, (the) whole, whoso(-ever). Root(s): H3634. Appears 12 times in Jeremiah 20.
Strong's H3068 — יְהוָ֑ה (yĕhwâ)
Yhovah (yeh-ho-vaw') n/p. 1. (the) self-Existent or Eternal 2. Jehovah, Jewish national name of God [from H1961] KJV: Jehovah, the Lord. Root(s): H1961 Compare: H3050, H3069. Appears 11 times in Jeremiah 20.
Strong's H1961 — וַֽיְהִי֙ (wayhiy)
hayah (haw-yaw) v. 1. to exist 2. to be or become 3. to come into being, i.e. to happen, to occur (always emphatic, and not a mere copula or auxiliary) [a primitive root] KJV: beacon, X altogether, be. Appears 7 times in Jeremiah 20.
Strong's H3117 — הַיּ֔וֹם (hayyôm)
yowm (yome) n-m. 1. a day (as the warm hours), whether literal (from sunrise to sunset, or from one sunset to the next), or figurative (a space of time defined by an associated term), (often used adverb) [from an unused root meaning to be hot] KJV: age, + always, + chronicals, continually(-ance), daily, ((birth-), each, to) day, (now a, two) days (agone), + elder, X end, + evening, + (for) ever(-lasting, -more), X full, life, as (so) long as (... live), (even) now, + old, + outlived, + perpetually, presently, + remaineth, X required, season, X since, space, then, (process of) time, + as at other times, + in trouble, weather, (as) when, (a, the, within a) while (that), X whole (+ age), (full) year(-ly), + younger.. Appears 5 times in Jeremiah 20.
Strong's H5414 — וַיִּתֵּ֨ן (wayyittēn)
nathan (naw-than') v. 1. to give, used with greatest latitude of application (put, make, etc.) [a primitive root] KJV: add, apply, appoint, ascribe, assign, X avenge, X be ((healed)), bestow, bring (forth, hither), cast, cause, charge, come, commit, consider, count, + cry, deliver (up), direct, distribute, do, X doubtless, X without fail, fasten, frame, X get, give (forth, over, up), grant, hang (up), X have, X indeed, lay (unto charge, up), (give) leave, lend, let (out), + lie, lift up, make, + O that, occupy, offer, ordain, pay, perform, place, pour, print, X pull , put (forth), recompense, render, requite, restore, send (out), set (forth), shew, shoot forth (up), + sing, + slander, strike, (sub-)mit, suffer, X surely, X take, thrust, trade, turn, utter, + weep, + willingly, + withdraw, + would (to) God, yield.. Appears 5 times in Jeremiah 20.
Strong's H6583 — פַּשְׁחוּר֙ (pašḥûr)
Pashchuwr (pash-khoor') n/p. 1. liberation 2. Pashchur, the name of four Israelites [probably from H6582] KJV: Pashur. Root(s): H6582. Appears 5 times in Jeremiah 20.

Browse the full Strong's concordance →

0:00 0:00

Video Bible

Loading video...

Scripture video provided by Faith Comes By Hearing

🌐 Select Language

2883 Bibles in 2502 Languages

Select Translation

Congratulations!

You completed the book of Matthew!

Points Earned +280
28 Chapters
15% NT Progress